score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Twi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.20811
|
Ma dị ka m gwara unu nꞌoge gara agwa, ndị na-eme ihe dị otu a agaghị abanye nꞌalaeze Chineke.
|
Mebɔ mo kɔkɔ sɛdeɛ mabɔ mo bi dada no sɛ, wɔn a wɔtena ase saa no renkɔ Onyankopɔn Ahennie no mu.
|
1.208019
|
Fero wee gwa ndị na- ejere ya ozi , sị: " È nwere ike ịchọta nwoke ọzọ nke dị ka onye a mmụọ Chineke dị n' ime ya ?
|
38Enti Farao bisaa wɔn se, "So yebenya obi a ɔte sɛ ɔbarima yi, nea Onyankopɔn honhom ahyɛ no ma?"
|
1.207954
|
(Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.
|
(Hebrifo 13:4) Okyi awaregyae.
|
1.207867
|
40 Ndi-Farisi ndi ya na ha nọ we nu ihe ndia, si ya, Àyi onwe-ayi bu kwa ndi-ìsì?
|
40 Farisifo a na wogyinagyina hɔ no bisaa no se, "Wopɛ sɛ wokyerɛ sɛ yɛyɛ anifuraefo anaa?"
|
1.207833
|
Ịmụta na ị dị ndụ ebighị ebi. - Mahatma Gandhi
|
Sua adeɛ te sɛ nea wobɛtena ase daa" - Mahatma Ghandi.
|
1.207784
|
Mgbe ha rutere, ha jụwara ndị mmadụ, sị: 'Olee ebe nwa ahụ a mụrụ nke ga-abụ eze ndị Juu nọ?
|
Mmarima no duu hɔ no, wobisabisaa nkurɔfo sɛ: 'Abofra a ɔbɛyɛ Yudafo hene no wɔ he?
|
1.207783
|
Ugbu a, ajụjụ anyị bụ nke a, nꞌoge ahụ dị nꞌihu, mgbe a ga-eme ka ndị nwụrụ anwụ si nꞌọnwụ bilite dịrị ndụ ọzọ, nwụnye onye ka nwanyị a ga-abụ, ebe ọ bụ na ụmụnne nwoke asaa ndị a buzuru di ya mgbe ọ nọ nꞌụwa?"
|
"Enti wɔ owusɔre no hena na ɔyԑ ne yere, nnipa ason no?
|
1.207533
|
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
|
1Me nuanom, ɛnyɛ mo nyinaa na ɛsɛ sɛ moyɛ mo ho akyerɛkyerɛfo, efisɛ munim sɛ yɛn akyerɛkyerɛfo de, sɛ yɛfom a, wobebu yɛn atɛn a mu yɛ den sen afoforo.
|
1.207262
|
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
|
11 Monhwɛ nkyerɛwee akɛse ara a mede m'ankasa me nsa akyerɛw mo.+
|
1.207204
|
14 Ka e mee ihe niile ị na -eme n'ịhụnanya.
|
14Momfa ɔdɔ nyɛ mo nnwuma nyinaa.
|
1.20701
|
Mọ-ya nāpu apu, o we laghachi n'ala o si puta; N'ubọchi ahu èchìchè-ya nile alawo n'iyì.
|
"Ne honhom fi ne mu, na ɔsan kɔ dɔte mu; da no ara, ne nsusuwii yera."
|
1.206753
|
Na ndị niile bi n'elu ụwa ga -akpọ isiala nye ya, ndị edeghị aha ha n'akwụkwọ nke ndụ of Nwa atụrụ ahụ gburu site na ntọala nke ụwa.
|
Nnipa a wɔte asase so nyinaa bɛsom no a, ase kyerɛ sɛ, obiara a wankyerɛw ne din ansa na wɔrebɔ wiase anhyɛ ateasefo nhoma a ɛwɔ Oguammaa a wokum no no mu no.
|
1.206545
|
40 Ndi-Farisi ndi ya na ha nọ we nu ihe ndia, si ya, Àyi onwe-ayi bu kwa ndi-ìsì?
|
40Farisifo a na wogyinagyina hɔ no bisaa no se, "Wopɛ sɛ wokyerɛ sɛ yɛyɛ anifuraefo ana?"
|
1.206318
|
21 Ma onye nēme ezi-okwu nābiakute Ìhè ahu, ka ewe me ka ọlu-ya puta ìhè, na emeworo ha na Chineke.
|
21 Na nea ɔyɛ nea ɛyɛ nokware no ba hann no ho sɔ ne nnwuma mmɛda adi, efisɛ oyɛɛ no Onyankopɔn mu.
|
1.206238
|
Ọ bụrụkwa na onye ìsì edu onye ìsì, ha abụọ ga -adaba n'olulu. "
|
Na sɛ onifuraefo kyerɛ onifuraefo kwan a, wɔn baanu nyinaa bɛhwe amoa mu."
|
1.206208
|
Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya,
|
Eyi na ɛbɛma yɛahu sɛ yɛwɔ nokware no. Eyi na ɛbɛma yɛn koma anya gyidi wɔ Onyankopɔn anim.
|
1.206006
|
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
|
11Monhwɛ atwerɛ akɛseɛ a mede mʼankasa me nsa matwerɛ abrɛ mo.
|
1.205902
|
Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa , n' ihi na ọ baara m uru maka ije ozi .
|
Fa Marko ka wo ho na wo ne no mmra, ɛfiri sɛ, ɔbɛtumi aboa me adwuma no yɛ.
|
1.20589
|
Gụọ ihe mere o ji dị ụfọdụ Ndị Kraịst otú ahụ.
|
Kenkan na hu nea enti a Kristofo bi te nka saa.
|
1.205686
|
okwu, na ohu m ga-healed.2
|
Kasa, na me ɔsomfoɔ no ho bɛyɛ no den.
|
1.205554
|
Na ọ bụ onye rụọ o rie.
|
na deɛ ɔma ebinom mee no nso bɛmee.
|
1.205308
|
Alaeze ahụ ga-emezu uche Chineke, ọ ga-ewetakwa ngọzi ndị magburu onwe ha.
|
Saa Ahenni no bɛyɛ Onyankopɔn apɛde na ɛde nhyira pii aba.
|
1.205245
|
20 Emebila ọlu Chineke n'ihi ihe-oriri.
|
20 Nnyina aduan so nsɛe nea Onyankopɔn ayɛ.
|
1.205223
|
Ọ bụkwa nꞌụbọchị nzọpụta ka m nyeere unu aka."
|
na nkwagye da no, mɛboa wo."
|
1.205162
|
ma ọ bụrụhaala na unu nụrụ ihe o kwuru ma bụrụ ndị e sitere n' aka ya zie ihe , dị nnọọ ka eziokwu dị n' ime Jizọs ,
|
Ɛyɛ nokware sɛ motee ne nka, na sɛ moyɛ n'akyidifo nti, wɔkyerɛɛ mo nokware a ɛwɔ Yesu mu.
|
1.204998
|
18 Mana a sị m, ọ bụ na ha anụbeghị?
|
18Nanso, mebisa sɛ, Wɔante anaa?
|
1.204974
|
Erila mkpụrụ si n'osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ. - Jen.
|
Kpalɛ nee ɛtane ɛnwunlɛ baka ne mɔɔ ɔnle kɛ bɛdi (15-17)
|
1.204862
|
2:5 Anyị na-adịghị ikwenyere ha ido onwe ha n'okpuru, ọbụna ruo otu awa, ka eziokwu nke ozi ga-anọgide na unu,
|
5Yɛamma wɔn mu kwan koraa, esiane pɛ a na yɛpɛ sɛ nokware a ɛwɔ Asɛmpa no mu no bɛtena mo mu no nti.
|
1.20486
|
Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa , n' ihi na ọ baara m uru maka ije ozi .
|
Fa Marko ka wo ho na wo ne no mmra, efisɛ, obetumi aboa me adwuma no yɛ.
|
1.204849
|
28 Ya mere Tọmọs zara ya, si, Onye-nwem na Chinekem.
|
28Toma de ahonuo kaa sɛ, "Wo ne mʼAwurade ne me Onyankopɔn!"
|
1.20462
|
Ọzọ, ọ bụrụ na anya gị ga-eme ka ị mehie, ghụpụta ya tufuokwa ya.
|
Na sɛ w'ani ma woyɛ bɔne a, tu na tow kyene.
|
1.204581
|
" Ọtụtụ ndị ọsụ ụzọ mekwara otú ahụ.
|
Na saa pɛpɛɛpɛ na akwampaefo bebree yɛe.
|
1.204502
|
Esta wee sị ya: 'Onye iro ahụ bụ ajọ nwoke a bụ́ Heman?
|
Ester kae sɛ: 'Saa nipa no ne ɔtamfo Haman ɔbɔnefo yi!'
|
1.204345
|
Dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Le, ukwu nke ndi n'ekwusa ozi ọma nke udo, ndi n'ezisa ozi ọma!"
|
Sɛdeɛ wɔatwerɛ sɛ, "Wɔn a wɔde Asɛmpa no reba no nan yɛ fɛ."
|
1.20424
|
Ọtụtụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị mmehie ahụhụ ebighị ebi.
|
Nnipa pii gye di sɛ Onyankopɔn twe abɔnefo aso afebɔɔ.
|
1.204203
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
Me deɛ, mebɔ asu nsu mu, nanso ɔno deɛ, ɔde honhom kronkron na ɛbɛbɔ asu.'
|
1.204186
|
Ọ̀ bụ na ndị mba ọzọ adịghị emekwa otu ihe ahụ? 48 Ya mere, unu aghaghị izu okè, dị ka Nna unu nke eluigwe zuru okè.+
|
Ɛnyɛ saa ara na amanaman mufo nso yɛ anaa? 48 Enti sɛnea mo Agya a ɔwɔ soro no yɛ pɛ no, mo nso monyɛ pɛ saa ara.+
|
1.204097
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
20 Na nea baanu anaa baasa ahyia wɔ me din mu no, na mewɔ wɔn mfinimfini."
|
1.204089
|
Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa , n' ihi na ọ baara m uru maka ije ozi .
|
Fa Marko ka wo ho na wo ne no mmra, efisɛ obetumi aboa me adwuma no yɛ.
|
1.203791
|
M ga-atụgharị ndị maara ihe azụ, na-eme ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu.
|
na mɛma nimdefo adenim ayɛ ɔkwa."
|
1.203608
|
Ọ bụrụ na ụdị ihe a emee gị, jụọ onwe gị, sị: 'Di m, ọ̀ chọrọ ka m kwụsị ife Jehova kpamkpam?
|
Sɛ wowɔ tebea a ɛte saa mu a, bisa wo ho sɛ: 'Me hokafo reka sɛ minnyae Onyankopɔn som anaa?
|
1.203341
|
Ihe ọjọ nke ubọchi ta ezuworo ya.
|
Da biara mu bɔne ankasa dɔɔso ma da no.
|
1.203309
|
Otú ọ dị , bilie , gbadaa n' ala ma soro ha gawa , enwela obi abụọ ọ bụla , n' ihi na ọ bụ m zitere ha .
|
Ntwentwɛn wo nan ase na wo ne wɔn nkɔ, efisɛ, me na masoma wɔn."
|
1.203293
|
Ọ bụrụkwa na onye ìsì eduo onye ìsì, ha abụọ ga-adaba n'olulu.
|
Na sɛ onifuraefo kyerɛ onifuraefo kwan a, wɔn baanu nyinaa bɛhwe amoa mu."
|
1.203148
|
18 Ana m ekele Chineke na m na -asụ asụsụ karịa unu niile.
|
18 Meda Onyankopɔn ase sɛ mekasa kasa foforo sen mo a mowɔ ha nyinaa.
|
1.203071
|
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
|
1Me nuanom, ɛnyɛ mo nyinaa na ɛsɛ sɛ moyɛ akyerɛkyerɛfo, efisɛ, munim sɛ yɛn akyerɛkyerɛfo de sɛ yɛfom a, wobebu yɛn atɛn a emu yɛ den sen afoforo.
|
1.203027
|
3 Mbe ahu, mb havinge obubu ọnu, kpe ekpere, bikwasi ha aka, zilaga ha.
|
3 Wodii mmuada, bɔɔ mpae, de wɔn nsa guu wɔn so, somaa wɔn.
|
1.20287
|
Anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.
|
Yɛn de, yenim sɛ onipa yi yɛ ɔdebɔneyɛfo.
|
1.202846
|
Onye ọzọ sịkwara , ' M ka lụrụ nwaanyị , n' ihi ya , apụghị m ịbịa .
|
Ɔfoforo bi nso yii ne ho ano se, 'Afei na maware, enti merentumi mma.'
|
1.202778
|
Nye m amamihe na ihe ọmụma ka m wee na- apụ , na- abata n' ihu ndị a , n' ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe ?
|
10Ma me nyansa ne nimdeɛ, na memfa nni wɔn so yiye, na hena koraa na obetumi adi wo man kɛse sɛɛ so?"
|
1.202777
|
Ọ́ bụghị onye nọ na- eri ihe na tebụl ?
|
Ɛnyɛ nea ɔte aduan ho?"
|
1.202733
|
46 Ma Jizọs sịrị, "Otu onye bitụrụ m aka, n'ihi na Achọpụtara m na ike esi n'ahụ m pụọ. "
|
46 Yesu buaa no se, "Dabi, obi aso m'atade mu efisɛ, mete nka sɛ tumi bi afi me mu."
|
1.202725
|
" (1 Ihe 29:5) A sị na ị nọ ebe ahụ, gịnị ka ị gaara eme?
|
29:5) Sɛ na wowɔ hɔ a, anka dɛn na wobɛyɛ?
|
1.202673
|
4 Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ si, Nriaria nka abughi nke ọnwu, kama ọ bu n'ihi otuto Chineke, ka ewe nye Ọkpara Chineke otuto site na ya.
|
4 Na Yesu tee no, ɔkae sɛ: Ɔyare yi nyɛ owuyare, na Onyankopɔn anuonyam ntia, sɛ wɔbɛfa so ahyɛ Onyankopɔn ba no anuonyam.
|
1.202612
|
Ma aja nile ahụ ha na-achụ kwa afọ ehichapụghị mmehie ha.
|
Saa afɔrebɔ no kae wɔn wɔn bɔne afe biara.
|
1.202607
|
Gịnịkwa mere anyị ji nọrọ n' ihe ize ndụ n' oge awa ọ bụla ?
|
Duzu ati a ɔhyia kɛ yɛsuzu nvasoɛ mɔɔ yɛnyia ye yɛfi nzenzaleɛ mɔɔ ɛra kenle nsa ye anu la anwo ɛ?
|
1.202592
|
4:19 Ma n'ezie, Pita na Jọn kwuru, sị ha: "Kpe ikpe ma ọ bụ dị nnọọ n'anya nke Chineke na-ege ntị gị, kama Chineke.
|
19 Nanso Petro ne Yohane bua see wɔn sɛ: "Sɛ ɛteɛ wɔ Onyankopɔn ani so sɛ yetie mo mmom sen Onyankopɔn a, mo ankasa mummua.
|
1.202505
|
Ọkụ na- aga n' ihu ya ,
|
ogya a ɛhyew nneɛma di nʼanim,
|
1.20245
|
Ọ bụ ezie na unu ejibeghị anya unu hụ Kraịst mgbe ọ bụla, ọ bụkwa ezie na unu adịghị ahụ ya anya ugbu a, ma unu hụrụ ya nꞌanya.
|
Ɛwom sɛ munhu Yesu mprempren, nanso modɔ no. Munhuu no da, nanso mugye no di.
|
1.202282
|
Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere , nke m ga- esi n' ebe Nna m nọ zitere unu , bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ , nke na- esi n' ebe Nna m nọ abịa , ọ ga- agba àmà banyere m;
|
26 Na okyigyinafo a mɛsoma no mabrɛ mo afi agya no nkyɛn, nokware honhom a ofi agya no nkyɛn reba no, sɛ onya ba a, ɔno na obedi me ho adanse; 27 na mo nso mubedi adanse, efisɛ moka me ho fi mfiase.
|
1.202082
|
Ma anyị maara na mgbe ọ na- (Jesus) ayarade anyị ga-adị ka ya, + n'ihi na anyị ga-ahụ ya dị ka ọ bụ. " (1 Jọn 3: 2)
|
Yenim sɛ sɛ Ɔda neho adi a, yɛbɛyɛ te sɛ Ɔno, efisɛ yebehu No sɛnea ɔte ankasa"-1 Yohane 3:2
|
1.201925
|
Onye agbata obi nke nọ nso dị mma karịa nwanne nke nọ n' ebe dị anya .
|
na ɔyɔnko a ɔbɛn wo no ye sen onuabarima a ɔwɔ akyirikyiri.
|
1.20176
|
' N'echi ya, anụ ụlọ ndị Ijipt bidoro ịnwụ.
|
Ade kyee no, Egypt mmoa no fii ase wui.
|
1.201546
|
45 Ya mere ọtutu nime ndi-Juu, ndi biakutere Meri, hu ihe Jizos mere, ha kwere na Ya.
|
45Yudafoɔ a wɔbɛsraa Maria na wɔhunuu deɛ Yesu yɛeɛ no mu bebree gyee no diiɛ.
|
1.201505
|
Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n' etiti ụmụ Izrel .
|
"Medame a mele wɔ kyɛfoa nee wɔ agyadeɛ wɔ Yizilayɛma avinli a." - ƐDI.
|
1.201489
|
e mekwara ka i kweta na ị bụ onye na- edu ndị kpuru ìsì , bụkwaara ndị nọ n' ọchịchịrị ìhè ,
|
Mofa mo ho sɛ moyɛ akwankyerɛfo ma anifuraefo, na moyɛ hann nso ma wɔn a wɔte sum mu.
|
1.201463
|
Ọ bụ ya mere o ji kwuo, sị: "Onye hụrụ m ahụwokwa Nna m.
|
Gyisɛse buale ye kɛ: "Awie mɔɔ ɛnwu me la ɛnwu Selɛ ne."
|
1.201291
|
46 N'ihi na ọ buru na unu kwere Moses, unu gēkwem; n'ihi na o dere banyere m.
|
46 Nɔhalɛ nu, saa bɛliele Mosisi bɛlile a, anrɛɛ bɛbalie me bɛali ɔluakɛ ɔhɛlɛle me nwo edwɛkɛ.
|
1.201259
|
Ọ bụ n'ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n'ihu ndị nkịtị.
|
Ahene anim na obegyina; ɛnyɛ onipahunu biara anim na obegyina."
|
1.201211
|
Ụmụ ndị ikom kwesịrị ntụkwasị obi nke Chineke ṅụrịrị ọṅụ na a chụpụwo Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya.
|
Onyankopɔn honhom mu mma anokwafo dii ahurusi sɛ wɔatow Satan ne n'adaemone agu.
|
1.201191
|
Miriam sịrị: "A gwara anyị ka anyị bụrụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche.
|
Miriam ka sɛ: "Wɔma yɛsomee sɛ akwampaefo atitiriw.
|
1.201149
|
Ihe nile ọ bula ka O meworo ka ọ ma nma na mb͕e-ya: ọzọ, mb͕e ebighi-ebi ka O tiyeworo n'obi-ha, ma ka O si tiye ya madu agaghi-achọputa ọlu ahu nke Chineke luworo site na nmalite we rue na nsọtu.
|
Ɔde nkwa a ɛnsa da ahyɛ nnipa akoma mu, nanso wɔntumi nte deɛ Onyankopɔn ayɛ firi ahyɛaseɛ kɔsi awieeɛ no ase.
|
1.201021
|
Ọ nọgidere na- echeta na ha bụ anụ ahụ́ ,
|
39Ɔkaee sɛ wɔyɛ ɔhonam ara kwa,
|
1.200959
|
Gịnị ka 1 Samuel 8:1-5 kọrọ gbasara ụmụ Samuel?
|
Dɛn na 1 Samuel 8:1-5 ka fa Samuel mma no ho?
|
1.200861
|
26 Mgbe ahụ, ị ga-amalite ịsị, 'Anyị riri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ n'ihu gị, ị kụziri n'okporo ámá anyị.'
|
26 "Na mo nso moaka akyerɛ no se, 'Yɛne wo too nsa didii na wokyerɛkyerɛɛ wɔ yɛn mmorɔn so.'
|
1.200693
|
Na ikike e nyere ya ọ bụla n'ebo, ire, na mba.
|
Na wɔmaa no aman ne mmusuakuw ne nkurɔfo ne ɔkasa nyinaa so tumi.
|
1.200647
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
Obi wɔ mo mu a onim nyansa na ɔwɔ ntease?
|
1.200643
|
26 Mgbe ahụ, ị ga-amalite ịsị, 'Anyị riri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ n'ihu gị, ị kụziri n'okporo ámá anyị.'
|
26"Na mo nso moaka akyerɛ no se, 'Yɛne wo too nsa didii na wokyerɛkyerɛɛ wɔ yɛn mmorɔn so.'
|
1.200612
|
ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
|
na ɔsram renhyerɛn;
|
1.200583
|
Otú ọ dị , bilie , gbadaa n' ala ma soro ha gawa , enwela obi abụọ ọ bụla , n' ihi na ọ bụ m zitere ha .
|
Ntwentwɛn wo nan ase na wo ne wɔn nkɔ, ɛfiri sɛ, me na masoma wɔn."
|
1.200523
|
Bụ ndị ụra gwụrụla n'anya,
|
awufoɔ a ebi deda ebi soɔ,
|
1.200522
|
19 Ma Pita na Jọn zara ha, sị: "Kpebienụ n'onwe unu ma ò ziri ezi n'anya Chineke ige unu ntị kama ige Chineke ntị.
|
19 Nanso Petro ne Yohane bua see wɔn sɛ: "Sɛ ɛteɛ wɔ Onyankopɔn ani so sɛ yetie mo mmom sen Onyankopɔn a, mo ankasa mummua.
|
1.20045
|
Ya mere , ná mbilite n' ọnwụ , ònye n' ime mmadụ asaa ahụ ka ọ ga- abụ nwunye ya ?
|
"Enti wɔ owusɔre no hena na ɔyԑ ne yere, nnipa ason no?
|
1.200391
|
Jisọs sịrị nwanyị ahụ, "Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel."
|
24Yesu ka kyerɛɛ ɔbea no se, "Wɔsomaa me baa Yudafo, Israel nguan a wɔayera no nkyɛn na ɛnyɛ amanamanmufo."
|
1.2003
|
Ụmụnna m , ya ejula unu anya na ụwa kpọrọ unu asị .
|
Enti anuanom, sɛ wiasefo tan mo a, mommma ɛnnyɛ mo nwonwa.
|
1.200182
|
Olee otú ị ga-esi mee ihe Ilu 15:1 kwuru n'alụmdi na nwunye gị, gịnịkwa mere o ji dị mkpa ime ya?
|
Wobɛyɛ dɛn de Mmebusɛm 15:1 ayɛ adwuma wɔ w'aware mu, na adɛn nti na ɛho hia sɛ woyɛ saa?
|
1.200045
|
Ha jụziri ya, sị: "Gịnịzi mere i ji na-eme baptizim ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ?
|
Wɔsan bisaa sɛ: "Sɛ ɛnyɛ wone Kristo anaa Elia anaa Odiyifoɔ no a, ɛnneɛ adɛn nti na wobɔ asuo?"
|
1.199987
|
Ugbu a, anyị niile nọ n'ihu Chineke ịnụ ihe niile Onyenwe anyị nyere gị n'iwu. "
|
Mprempren, yɛn nyinaa ahyia wɔ Onyankopɔn din mu rebetie asɛm biara a Awurade ahyɛ wo sɛ ka kyerɛ yɛn no."
|
1.19997
|
Ọ bụrụkwa na unu egosipụtabeghị na unu kwesịrị ntụkwasị obi n'ihe metụtara nke onye ọzọ, ònye ga-enye unu ihe nye onwe unu? "
|
Sɛ moanni nokware wɔ obi ade bi a wɔde ahyɛ mo nsa no ho a, ɛbɛyɛ dɛn na wɔde nea ɛsɛ sɛ ɛyɛ mo dea no bɛma mo?
|
1.199806
|
unu onwe unu ga- agbakwa àmà , n' ihi na mụ na unu nọ site na mgbe m malitere .
|
Na mo nso mubedi me ho adanse, efisɛ, me ne mo na ɛwɔ hɔ fi mfitiase pɛɛ.
|
1.199787
|
22:14 N'ihi na ọtụtụ ndị na-akpọ, but few are chosen.' "
|
14"Wɔafrɛ bebree, nanso kakraa bi na wɔpaw wɔn."
|
1.199778
|
Akaebe ya kwekọrịtara n'Iwu na ndị amụma.
|
Na Mmara no ne adiyifo di ho adanse.
|
1.199697
|
Ọkụ na- aga n' ihu ya ,
|
ogya a ɛhye nneɛma di nʼanim,
|
1.199527
|
26 Ma unu onwe-unu adighi-ekwe, n'ihi na unu adighi nime aturu nkem.
|
26 Na mo de, munnye nni; efisɛ mumfi me nguan no mu.
|
1.199527
|
Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya?
|
Ɛnyɛ nea ɔyɛɛ akyiri no ara na ɔyɛɛ emu nso?
|
1.199524
|
Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef , n' ezinụlọ n' ezinụlọ .
|
Eyinom ne mmusua a wɔyɛ Yosef asefo.
|
1.199459
|
N' ihe banyere onyinye nke mmụọ nsọ , ụmụnna m , achọghị m ka unu bụrụ ndị na- amaghị nke a na- akọ .
|
1Me nuanom, mempɛ sɛ morenhu nsɛm a ɛfa Honhom Kronkron akyɛde no ho no. 2Munim sɛ bere a na moyɛ abosonsomfo no, moyeraa kwan kɔɔ ahoni a awuwu no nkyɛn.
|
1.199419
|
N' ihi na a na- amara osisi ọ bụla site ná mkpụrụ ya .
|
"Dua biara aba na wɔde hu ne su.
|
1.199259
|
Ha ga-ebighị obibi na Paradaịs.
|
Obiara a ɔyɛ ndzebɔn no renntsena Paradise hɔ bi.
|
1.199252
|
Nne Mosis mụrụ ya ma zoo ya n'ụlọ ruo ọnwa atọ ruo mgbe o buru ibu.
|
Mosisi ɔ nli vale ɔ ra adɔma ne ziele toonwo ɔnyianle siane nsa, ɔboalekɛ ɛnee ɔmkpondɛ kɛ Yigyibitima ne ku ye.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.