score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Twi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.223079
|
19 Ọ bụghị iwu na ị ga-ezu okè tupu ị rara onwe gị nye Chineke.
|
19 Ɔngyia kɛ ɛkɛyɛ sonla mɔɔ di munli kolaa na wɔayila ɛ nwo zo wɔamaa Nyamenle.
|
1.2228
|
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu mgbe m na-agwa unu sị, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume ka ọ gụrụ agụụ ịhụ ihe ndị a anya unu na-ahụ ugbu a, na ịnụ ihe ndị a ntị unu na-anụ, ma ha enweghị ike.
|
17 Na me de, mereka akyerɛ mo se, adiyifo ne atreneefo pii pɛe sɛ wohu nea muhu no, nanso wɔanhu.
|
1.222796
|
Ùnu onwe-unu abughi ihe oké ọnu-ahia kari ha?
|
Kɛzi ɛnee bɛsanloangɛlɛlera ne le kpalɛ tɛla nwomamobɔleɛ ne ɛ?
|
1.222774
|
Ugbu a, m maara na ị na-atụ egwu Chineke, ebe ị na-adịrị gị mụrụ naanị nwa n'ihi m. "
|
Afei na mahu sɛ wugye Onyankopɔn di, efisɛ woansuro sɛ wode wo ba no bɛbɔ afɔre ama me.'
|
1.222721
|
Ọ sịrị ha, "Gini mere unu ji nọrọ nkịtị n'ebe a ụbọchị niile?."
|
Obisaa wɔn se, 'Adɛn nti na da mu yi nyinaa, mugyinagyina ha a monyɛ hwee?'
|
1.222666
|
A ga-achokọta mba nile n'ihu ya ...
|
Na wɔbɛboaboa aman nyinaa ano n'anim.
|
1.222599
|
Ọ bụrụ na onye ìsì eduo onye ìsì, ha abụọ ga-adaba n'olulu.
|
Na sɛ onifuraefo kyerɛ onifuraefo kwan a, wɔn baanu nyinaa bɛhwe amoa mu."
|
1.222576
|
n' eziokwu , unu na- emekwara ya ụmụnna niile nọ na Masedonia niile .
|
Na moada saa ɔdɔ no adi pɛpɛɛpɛ akyerɛ anuanom a wɔwɔ Makedonia no nyinaa.
|
1.222563
|
Onye o bula na-erube isi Allah na Ya ozi ga-emeri a ukwuu .
|
Na obiara a ͻyɛ setsie ma Allah na No Somafo no, ampaara dɛ obenya nkunyimdzi kɛse papaapa (33:71-72).
|
1.222157
|
1:8 Ya mere, emela ihere nke ihe-àmà nke Onyenwe anyị, ma ọ bụ nke m, ya mkpọrọ.
|
8 Mfɛre sɛ wubedi Awurade ho adanse; saa ara nso na mma me odeduani nso ho nyɛ wo fɛre.
|
1.221992
|
15 nwere olile anya na Chineke, nke ndị a n'onwe ha nabatara, na a ga -enwe mbilite n'ọnwụ nke ma ndị ezi -omume ma ndị ajọọ -omume.
|
15 Mewɔ anidaso a saa nnipa yi nso wɔ wɔ Onyankopɔn mu sɛ da bi nnipa pa ne nnipa bɔne nyinaa bɛsɔre afi owu mu no nso di.
|
1.22195
|
O wee gaa n' ihu ịsị ha: " Mba ga- ebuso mba ọzọ agha , alaeze ga- ebusokwa alaeze ọzọ agha;
|
Gyisɛse hanle kɛ: "Maanle nee maanle baho atia bɛ nwo, arelemgbunli badwazo arelemgbunli nwo zo."
|
1.221598
|
nwoke Chineke si n'aka ya nye ụmụ Izrel Iwu Iri?
|
ɔbarima a Onyankopɔn de Mmara Nsɛm Du no faa no so maa Israelfo?
|
1.221378
|
Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.
|
Gyidi na ɛma yɛte ase sɛ ɛnam Onyankopɔn asɛm so na wɔbɔɔ wiase sɛnea ɛbɛma yɛahu sɛ wɔbɔɔ nea wohu fii nea wonhu mu.
|
1.22059
|
Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị, ọ napụtara anyị n'aka Midian. "
|
Nanso, seesei deɛ, Awurade agyaa yɛn de yɛn ahyɛ Midianfoɔ nsam."
|
1.220152
|
Bịanụ si ya, ndị m, na unu onwe unu ghara ịga ya mmehie, nakwa na unu anata bụghị n'ime ihe otiti ya. "
|
"Me man, mumfi ne mu na moanyɛ ne nnebɔne no bi, na moanya ne haw no bi."
|
1.220049
|
Ọ bụkwa olee ndị ka Chineke wesoro iwe iri afọ anọ?
|
17Ɛhefo na Onyankopɔn bo fuw wɔn mfirihyia aduanan no?
|
1.219775
|
Mụ na Erọn, ànyị ga-eme ka mmiri si na nkume a gbapụtara unu?
|
So me ne Aaron bɛma nsu afi ɔbotan yi mu aba ama mo anaa?'
|
1.219765
|
" Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche.
|
Pilato ka kyerɛɛ wɔn se, "Mowɔ awɛmfo.
|
1.219694
|
Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.
|
Yesu a wɔafa no afi mo nkyɛn kɔ soro no, sɛnea osi kɔɔ soro no, saa ara na ɔbɛsan aba bio."
|
1.219561
|
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
|
Yei akyi no, ɔmaa atemmufoɔ dii wɔn so kɔsii sɛ Odiyifoɔ Samuel baeɛ.
|
1.21949
|
[2] Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),[3] ka ihe we nāgara gi nke-ọma, ka i we di kwa ogologo ndu n'elu uwa.
|
2"Di wʼagya ne wo maame ni," yei ne mmaransɛm a ɛdi ɛkan a bɔhyɛ ka ho, 3"na asi wo yie na wo nna nso aware asase yi so."
|
1.219459
|
N' ihi nke a , anyị chọrọ ịbịakwute unu , ee , mụ bụ́ Pọl , ma otu ugboro ma ugboro abụọ , ma Setan nọchiiri anyị ụzọ .
|
Me Paulo de, na mepɛ sɛ meba hɔ boro pɛnkoro nanso ɔbonsam siw yɛn ho kwan.
|
1.219294
|
3 Ya mere, ụmụnna m, họpụta n'etiti unu mmadụ asaa ndị mara mma, jupụta na Mmụọ na amamihe, onye anyị ga -ahọpụta maka ọrụ a.
|
3 Enti anuanom, munyi mo mu nnipa baason a Honhom Kronkron ahyɛ wɔn ma na wonim nyansa na.
|
1.219231
|
Taa, Ọ bụrụ na ụnụ anụ olu ya, ụnụ akpọchila obi ụnụ.
|
Ɛnnɛ, morekɔ ɔsa yi, mommma mo akoma ntu!
|
1.219086
|
Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
|
Adwuma a nnɛ abɔfo reyɛ no, ɛnyɛ ne nyinaa na yebetumi ahu.
|
1.218804
|
"5 Nne ya wee sị ndị na-eje ozi," Ihe ọ bụla ọ gwara unu mee, meenụ ya.
|
Ne na ka kyerɛɛ asomfo no se, "Biribiara a ɔbɛka se monyɛ no, monyɛ."
|
1.218445
|
33 Umu-ntakiri, ọ fọduru nwa oge Mu na unu gānọ.
|
33 Mma nkumaa, bere tiaa bi na aka a me ne mo wo hɔ.
|
1.218408
|
"Ọ na-echeta na anyị bụ ájá.
|
ɔkae se yɛyɛ mfutuma.
|
1.218365
|
Hezekaya wee zaa , sị: " Ha hụrụ ihe niile dị n' ụlọ m .
|
Hesekia buae se, "Wohuu biribiara a ɛwɔ mʼahemfi ha.
|
1.218325
|
Gịnị bụ oge ikpe ọnọdụ?
|
Dɛn ne Atemmu Da?
|
1.218263
|
Ma lee, ihe karịrị Solomọn nọ ebe a.
|
Nanso nea ɔsen Salomo no wɔ ha.
|
1.217968
|
N'ihi na ihe o bula e kpuchiri ekpuchi ugbu a ga-abu ihe e kpughere ekpughe.
|
na ɔde ebunu siee deɛ ɛhɔ dɔ.
|
1.217882
|
2:11 N'ihi na Onye Nzọpụta taa a mụrụ gị n'obodo David: ọ bụ ya bụ Kraịst Onyenwe anyị.
|
11 Ɛnnɛ wɔawo Agyenkwa a ɔne Kristo Awurade no ama mo wɔ Dawid kurom.
|
1.217526
|
"Ọ na-echeta na anyị bụ ájá.
|
ɔkae sɛ yɛyɛ mfuturo.
|
1.21746
|
Anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.
|
Yenim sɛ saa ɔbarima yi yɛ ɔdebɔneyɛfo."
|
1.21737
|
N' ihi na onye ahụ nke sịrị: " Akwala iko , " sịkwara: " Egbula ọchụ .
|
Efisɛ, nea ɔkae se, "Nsɛe aware" no, ɔno ara nso na ɔkae se, "Nni awu."
|
1.217328
|
N'ime ụmụ abụọ ndị a olee nke mere uche nke nna ya?
|
Wɔn mmienu no mu hwan na ɔyɛɛ deɛ ne papa pɛ?"
|
1.217209
|
2:11 N'ihi na Onye Nzọpụta taa a mụrụ gị n'obodo David: ọ bụ ya bụ Kraịst Onyenwe anyị.
|
11Ɛnnɛ wɔawo Agyenkwa a ɔne Kristo Awurade no ama mo wɔ Dawid kurom.
|
1.217181
|
Jesu kpọrọ ndị ụmụazụ ya iri na abụọ, nye ha ike ịchụpụ ajọ mmụọ na ịgwọ ọrịa na nrịanrịa niile dị icheiche.
|
1Yesu frɛɛ n'asuafo dumien no baa ne nkyɛn, na ɔmaa wɔn tumi sɛ wontu ahonhommɔne na wɔnsa nyarewa ne ahoɔmmerɛw nyinaa.
|
1.217029
|
Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị na-amaghị Chineke na-eme na nzuzo.
|
Ɛyɛ aniwu sɛ wɔka nneɛma a wɔyɛ no esum mu no ho asɛm?
|
1.217001
|
Dị ka onye ohi ji abalị aga, ọ ga-abịakwute ihe ka ọtụtụ ná ndị mmadụ na mberede.
|
Te sɛ owifo a ɔba anadwo no, ɛbɛto nnipa dodow no ara mpofirim.
|
1.216929
|
Anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.
|
Yɛnim sɛ saa ɔbarima yi yɛ ɔdebɔneyɛfoɔ."
|
1.216837
|
20 Na mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, "Jọn Onye Na -eme Baptizim zitere anyị ka anyị bịakwute gị, na -asị, 'Ọ bụ gị bụ onye ahụ na -abịa, ka anyị ga -achọ onye ọzọ? '"
|
Asuafo no duu Yesu nkyɛn no, wɔka kyerɛɛ no se, "Yohane Osuboni asoma yɛn wo nkyɛn sɛ yemmebisa wo se, "Wone nea ɔreba na anaasɛ yɛntwɛn ɔfoforo?"
|
1.216514
|
(Luk 4:43) Ndị mmadụ chọrọ ịma mgbe Alaeze ahụ ga-abịa.
|
(Luka 4:43) Na nkurɔfo pɛ sɛ wohu bere a Ahenni no bɛba.
|
1.216468
|
Mgbe ahụ Jesu gwakwara ha sị, "Otu mba ga-ebilite megide mba nke ọzọ, otu alaeze ga-ebilitekwa megide alaeze nke ọzọ.
|
Gyisɛse hanle kɛ: "Maanle nee maanle baho atia bɛ nwo, arelemgbunli badwazo arelemgbunli nwo zo."
|
1.216428
|
Mana n'ihi ndị a họọrọ, ya bụ, ndị ọ họọrọ, o mewo ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpirikpi. "
|
Nanso esiane wɔn a wɔayi wɔn no nti, obetwa nna no so.
|
1.216419
|
I kwesịrị ntụkwasị obi n' ilekọta ihe ole na ole .
|
Wodii nneɛma kakraa bi mu nokorɛ.
|
1.216287
|
Taa, o buru na unu anu olu ya,
|
Ɛnnɛ, sɛ mote ne nne a,
|
1.216225
|
Ndị mụrụ ya zara , sị: " Anyị maara na onye a bụ nwa anyị , marakwa na o kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya .
|
Awofo no buaa sɛ: "Yɛnim sɛ yɛn ba nie, na yɛwoo no no, na n'ani afira.
|
1.216076
|
Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ .
|
Sɛ wɔanwo saa onipa no a, anka eye."
|
1.215738
|
Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.
|
Yesu a wɔafa no afi mo nkyɛn kɔ ɔsoro no, sɛnea osi kɔɔ ɔsoro no, saa ara na ɔbɛsan aba."
|
1.215693
|
(Matiu 24:7) E gburu ọtụtụ nde mmadụ n'agha na narị afọ gara aga.
|
(Mateo 24:7) Wokunkum nnipa ɔpepem pii wɔ akodi mu wɔ afeha a etwaam no mu.
|
1.215511
|
Aga m akuziri unu itu egwu Onyenweanyi.
|
mɛkyerɛkyerɛ mo Awurade ho suro.
|
1.215335
|
Ejikwala eluigwe aṅụ iyi nꞌihi na eluigwe bụ ebe ocheeze Chineke dị.
|
Monnnɔ ɔsoro, ɛfiri sɛ, ɛyɛ Onyankopɔn ahennwa.
|
1.214932
|
27 "Ma Chineke ọ ga -ebi n'elu ụwa n'ezie?
|
27"Ɛyɛ nokware sɛ Onyankopɔn bɛtena nnipa mu wɔ asase so?
|
1.214858
|
Taa, o buru na unu anu olu ya,
|
Nnɛ, sɛ mote ne nne a,
|
1.214805
|
48 Unu onwe -unu bu ndi -àmà nke ihe ndia.
|
48Mone yeinom nyinaa ho adansefoɔ.
|
1.21476
|
Ha amarawo ugbu a na ihe niile i nyere m si n' aka gị;
|
Afei wɔahu sɛ biribiara a wode maa me no fi wo nkyɛn.
|
1.214315
|
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
|
11Monhwɛ nkyerɛw akɛse a mede mʼankasa me nsa akyerɛw abrɛ mo.
|
1.214049
|
ka ha wee tụọ egwu gị n' ụbọchị niile ha dị ndụ n' elu ala nke i nyere ndị nna nna anyị .
|
40Na wobesuro wo, na wɔanantew wʼakwan so, mmere dodow a wɔte asase a wode maa yɛn agyanom no so.
|
1.214043
|
Ụnụ atụla egwu; ụnụ dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụnnụnụ."
|
Eza ɔhanle ɔbokale nwo kɛ: "Bɛmmasulo; bɛsonle bolɛ bɛtɛla ngɛsanloma dɔɔnwo."
|
1.213496
|
Ugbu a, anyị niile nọ n'ihu Chineke ịnụ ihe niile Onyenwe anyị nyere gị n'iwu. "
|
Seesei, yɛn nyinaa ahyia wɔ Onyankopɔn din mu rebɛtie asɛm biara a Awurade ahyɛ wo sɛ ka kyerɛ yɛn no."
|
1.213302
|
Ọ bụ nwoke nwere nkà, mara Akwụkwọ Nsọ nke ọma.
|
Ɔyɛ obi a na n'ano atew na onim Kyerɛwsɛm no yiye.
|
1.213247
|
" (Ọrụ Ndịozi 20:35) M nwere ike ikwu taa na obi dị m ụtọ n'eziokwu.
|
(Asomafoɔ Nnwuma 20:35) Ɛnnɛ, mɛtumi aka paa sɛ mewɔ anigye.
|
1.213202
|
"Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa.
|
"Nyɛ ohoni biara anaa biribi a ɛwɔ soro anaa asase so anaa nea ɛwɔ nsu mu wɔ asase ase sɛso biara mfa.
|
1.213167
|
Gì onwe-gi ka nna-ayi Jekob uku, onye nyere ayi olùlù-miri ahu, we ṅua ya, na umu-ya, na anu-ulo-ya, ṅu kwa ya?
|
Woyɛ ɔkɛse sen yɛn agya Yakob a otuu abura yi maa yɛn na ɔne ne mma, ne nguan ne n'anantwi nom mu nsu bi no anaa?"
|
1.212876
|
Ya mere, asi na i cheghi nche, M'gābia dika onye-ori, i gaghi-amara kwa oge hour M'gābiakwasi gi ma-ọli.
|
Sɛ woankanyane wo ho a, mɛba wo so sɛ ɔkorɔmfoɔ, na worenhunu ɛberɛ ko a mɛba.
|
1.212685
|
Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke , sowenụ ya; ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel , sowenụ ya .
|
Sɛ Awurade yɛ Onyankopɔn a, monni nʼakyi, na sɛ Baal nso yɛ Onyankopɔn a, monni nʼakyi."
|
1.212658
|
dị nnọọ ka unu matawokwara , ruo n' ókè ụfọdụ , na anyị bụ ihe unu ga- eji na- anya isi , dị nnọọ ka unu ga- abụkwara anyị n' ụbọchị Onyenwe anyị Jizọs .
|
Mewɔ anidaso sɛ, mobɛte biribiara a monte ase yiye no ase daakye sɛnea ɛbɛyɛ a da a Awurade Yesu bɛba no, mode yɛn bɛhoahoa mo ho na yɛn nso yɛde mo ahoahoa yɛn ho.
|
1.212543
|
Mee nke a, ị ga-adị ndụ."
|
Yɛ eyinom na wubenya nkwa."
|
1.212353
|
N' ezie , ọ bụrụ na i tetaghị , m ga- abịa dị ka onye ohi , ị gaghịkwa ama oge awa m ga- abịakwasị gị .
|
Sɛ woankanyane wo ho a, mɛba wo so sɛ ɔkorɔmfoɔ, na worenhunu ɛberɛ ko a mɛba.
|
1.212141
|
Ihe anyị ga-amụta n'ihe a bụ na Chineke na-agọzi ndị nwere okwukwe na ya.
|
Ade biako a yebetumi asua afi asɛm yi mu ne sɛ Onyankopɔn hyira wɔn a wogye no di.
|
1.212048
|
Ọ̀ gbapụtara anyị n'aka ekwensu, ka ọ̀ bụ ná mbibi Chineke gaara ebibi anyị, ka ọ̀ bụkwanụ na gịnị?
|
So wagye yɛn afi Ɔbonsam nsam, Onyankopɔn abufuw mu, anaa biribi foforo mu?
|
1.211625
|
5:32 Na anyị bụ ndị àmà nke ihe ndị a, na Mmụọ Nsọ, Onye Chineke nyere ndị niile na-erubere ya isi. "
|
Yɛne Honhom Kronkron a ɛyɛ akyɛde a Awurade de ma wɔn a wotie no no di eyi ho adanse."
|
1.211427
|
Gwanum, unu ndi nāchọ inọ n'okpuru iwu, ùnu adighi-anu iwu ahu?
|
Mibisa mo a mopɛ sɛ mohyɛ Mmara no ase no se, monte nea Mmara no ka no anaa?
|
1.211392
|
Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
|
Noko kenle nsa anzi, bɛnwunle ye wɔ asɔne sua ne anu!
|
1.2112
|
N' ihi nke a , anyị chọrọ ịbịakwute unu , ee , mụ bụ́ Pọl , ma otu ugboro ma ugboro abụọ , ma Setan nọchiiri anyị ụzọ .
|
Me Paulo de, na mepɛ sɛ meba hɔ boro pɛnkoro nanso ɔbonsam amma yɛn ho kwan.
|
1.211087
|
Ọ bụkwa olee ndị ka Chineke wesoro iwe iri afọ anọ?
|
17 Ɛhefo na Onyankopɔn bo fuw wɔn mferehyia aduanan no?
|
1.210822
|
Anyị bụ ndị ogbenye, ma anyị na-eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị ọgaranya.
|
Yɛsɛ ahiafo nanso yɛma nnipa bebree nya wɔn ho.
|
1.21044
|
Ha aghaghị ịgbapụ, ma ọ bụghị ya, a ga-egbu ha.
|
Ɛsɛ sɛ woguan, anyɛ saa a wobekum wɔn.
|
1.210116
|
Ma , ọ napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt , onye nwere oké mwute n' ihi mmikpu nke ndị na- eleda iwu anya mikpuru onwe ha n' omume rụrụ arụ .
|
Ogyee Lot a ɔyɛ ɔtreneeni no fii nnipa nnebɔneyɛfo nsam.
|
1.209987
|
53 Ị ka nna anyị Abraham, onye nwụrụ?
|
53 So woyɛ kɛse sen yɛn agya Abraham a owui no?
|
1.209891
|
O na-emere ihe niile O kere eke ebere.
|
na ɔwɔ ahummɔborɔ ma nʼabɔdeɛ nyinaa.
|
1.209873
|
2:19 ị na-obi ike n'ime onwe gị na ị bụ onye na-edu onye-ìsì, a ìhè nye ndị nọ n'ọchịchịrị,
|
Mofa mo ho sɛ moyɛ akwankyerɛfo ma anifuraefo, na moyɛ hann nso ma wɔn a wɔte sum mu.
|
1.209654
|
8 I nyefeghị m n'aka onye iro.+
|
8Womfaa me nhyɛɛ ɔtamfo no nsa
|
1.209568
|
Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya; ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.
|
Sɛ Awurade yɛ Onyankopɔn a, monni nʼakyi, na sɛ Baal nso yɛ Onyankopɔn a, monni nʼakyi."
|
1.209426
|
Anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.
|
Yenim sɛ saa ɔbarima yi yɛ ɔdebɔneyɛni."
|
1.209382
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
20Na deɛ baanu anaa baasa ahyia wɔ me din mu no, na mewɔ wɔn mfimfini."
|
1.209184
|
N' eziokwu , e zochiiri ha ya ka ha wee ghara ịghọta ya , ha tụkwara egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a .
|
Asuafo no ante asɛm a ɔkae yi ase, nanso na wosuro sɛ wobebisa no ase.
|
1.209153
|
Njẹ mo ha di ọta nyin nitori mo sọ otitọ fun nyin bi?
|
Nokware a meka kyerɛ mo nti na afei mabɛyɛ mo tamfo yi?
|
1.209137
|
Ọtụtụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị mmehie ahụhụ ebighị ebi.
|
Menli dɔɔnwo die di kɛ Nyamenle twe ɛtanevolɛma anzo dahuu.
|
1.209018
|
Gebriel gara n'ihu ịkọwa, sị: 'Nwata ahụ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Chineke Kasị Ihe Niile Elu.
|
Gabriel toaa so kyerɛkyerɛɛ mu sɛ: 'Abofra yi bɛyɛ kɛse, na wɔbɛfrɛ no Ɔsorosoro Nyankopɔn no Ba.
|
1.209
|
Izrel, ana m agba akaebe megide unu,
|
medi adanse atia wo, Israel;
|
1.208802
|
Ọ bụrụ na ị gaghị eteta, m ga -abịa dị ka onye ohi, ị gaghịkwa ama awa m ga -abịa imegide gị.
|
Sɛ woankanyane wo ho a, mɛba wo so sɛ ɔkorɔmfoɔ, na worenhunu ɛberɛ ko a mɛba.
|
1.208758
|
Ọ pụrụ ọzọ n'ihe dị ka n'awa nke isii*+ nakwa n'awa nke itoolu*+ wee mee otu ihe ahụ.
|
Ɔsan fii adi bɛyɛ dɔn a ɛto so asia*+ ne akron*+ kɔyɛɛ saa ara.
|
1.208597
|
Paịlet wee sị ha: " Unu nwere ndị nche .
|
Pilato ka kyerɛɛ wɔn se, "Mowɔ awɛmfo.
|
1.208558
|
Onye-amụma na ufọdụ ndị-n'eso ya anọwo ọtụtụ ọnwa n'ime ụlọ mkpọrọ.
|
Na nkɔmhyɛni no ne n'apamfoɔ pii ahyɛ afiase abosome bebree.
|
1.208472
|
Akwụkwọ Nsọ bụ Okwu Chineke nye anyị.
|
Twerɛ Kronkron yɛ Nyankopɔn asɛm ma yɛn.
|
1.208389
|
Ka oge na- aga , ego dị n' ala Ijipt nakwa n' ala Kenan gwụchara , ndị Ijipt niile wee malite ịbịakwute Josef , na- asị: " Nye anyị ihe oriri !
|
15Ɛberɛ a nnipa a wɔwɔ Misraim ne Kanaan asase so ho sika nyinaa saeɛ no, Misraim nnipa nyinaa baa Yosef nkyɛn bɛka kyerɛɛ no sɛ, "Yɛn ho sika nyinaa asa, enti ma yɛn aduane nni!
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.