score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Twi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.249687
|
Anyị hapụrụ ihe niile , anyị anọwokwa na- eso gị .
|
Ɔkae se, "Yagyaw biribiara abedi wʼakyi."
|
1.248965
|
Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị wee nyefee anyị n'aka Midian. "
|
Nanso, seesei deɛ, Awurade agyaa yɛn de yɛn ahyɛ Midianfoɔ nsam."
|
1.247147
|
Mkpughe nke a, nke a matara dịka Okwu nke Amamihe, bụ nsonazụ ya.
|
Saa adiyisɛm, a wɔnim no sɛ Nyansasɛm no, yɛ ne nsunsuansoɔ.
|
1.246924
|
18 O wee sị ha, "Ahụrụ m Setan ka ọ dara ka àmụ̀mà nke si n'eluigwe daa.
|
18 Na ɔka kyerɛɛ wɔn se, "Mihui sɛ ɔbonsam retew afi soro sɛ anyinam abɛhwe fam.
|
1.245294
|
N'ime ụmụ abụọ ndị a, olee nke mere ihe nna ya chọrọ?"
|
Wɔn mmienu no mu hwan na ɔyɛɛ deɛ ne papa pɛ?"
|
1.244558
|
Jizọs kwuru, sị: "Onye ọ bụla nke nwere ka a ga-enyekwu; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.
|
Yesu kaa sɛ: "Obiara a ɔwɔ bie no, wɔbɛma no bi aka ho; na deɛ ɔnni bie no, deɛ ɔwɔ mpo wɔbɛgye afiri ne nsam."
|
1.244153
|
ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
|
na ɔsrane renhyerɛn;
|
1.244139
|
Otú ọ dị , ọtụtụ n' ime ndị gere ntị n' okwu ahụ kweere , ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise .
|
Nanso nnipa a wɔtee asɛm no mu dodow no ara bɛyɛ sɛ mpemnum gyee asɛm no dii.
|
1.244049
|
Ọ bụkwa olee ndị ka Chineke wesoro iwe iri afọ anọ?
|
Ɛhefo na Onyankopɔn bo fuw wɔn mferehyia aduanan no?
|
1.243448
|
Ọ̀ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha bi nꞌebe a?
|
Na ne nua mmaa nso, ɛnyɛ yɛne wɔn ara na ɛwɔ ha?
|
1.243087
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
8Me deɛ, mede nsuo na ɛbɔ mo asu, na ɔno deɛ, ɔde Honhom Kronkron na ɛbɛbɔ mo asu!"
|
1.242718
|
Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n'etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m - ya ka unu ga-ege ntị. - Diut.
|
'Yehowa wo Nyankopɔn beyi odiyifo te sɛ me afi wo nuanom mu ama wo; ɔno na muntie no.' - Deut.
|
1.242547
|
ka ha wee tụọ egwu gị site n' ije ije n' ụzọ gị n' ụbọchị niile ha dị ndụ n' elu ala nke i nyere nna nna anyị hà .
|
40Na wobesuro wo, na wɔanantew wʼakwan so, mmere dodow a wɔte asase a wode maa yɛn agyanom no so.
|
1.242527
|
I ji amamihe mee ha niile; ụwa jupụtara n'ihe ndị ị kere eke.
|
Nyansa mu na woyɛɛ ne nyinaa; w'abɔde ahyɛ asase so ma.
|
1.24235
|
O nyere m akwụkwọ bụ́ Ezi-Okwu Ahu Nke Nedubà ná Ndu Ebigh-Ebi ma sị m, "Biko, were akwụkwọ a.
|
Ɔde Nokware a Ɛde Kɔ Daa Nkwa Mu nwoma no maa me, na ɔbisaa me sɛ, "W'ani gye nwoma yi ho?"
|
1.241926
|
Gịnị mere i ji kwesị inwe okwukwe na ndidi, na-ekpesikwa ekpere ike?
|
Adɛn nti na ɛsɛ sɛ wunya gyidi ne abotare na wobɔ mpae?
|
1.2412
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
8Me de, mede nsu na ɛbɔ mo asu, na ɔno de, ɔde Honhom Kronkron na ɛbɛbɔ mo asu!"
|
1.241175
|
40 Ndi-Farisi ndi ya na ha nọ we nu ihe ndia, si ya, Àyi onwe-ayi bu kwa ndi-ìsì?
|
Farisifo a na wogyinagyina hɔ no bisaa no se, "Wopɛ sɛ wokyerɛ sɛ yɛyɛ anifuraefo anaa?"
|
1.241064
|
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
|
Da biara mu bɔne ankasa dɔɔso ma da no."
|
1.240878
|
6:5 Na ọ sịrị ha, "N'ihi na Nwa nke mmadụ bụ Onyenwe, ọbụna nke Sabbath. "
|
Yesu kae se, "Onipa Ba no ne Homeda no wura."
|
1.239902
|
"Onye ọbụla nke ga-anabata nwatakịrị dị otu a nke ọma n'aha m, anabatala m."
|
5Na mo mu biara a, me nti obegye abofra ketewa biara te sɛ oyi no, wagye me nso aba ne nkyɛn.
|
1.239872
|
Nꞌihi na akwụkwọ nsọ kwuru sị, "Onye ọ bụla chọrọ ibi ndụ dị ụtọ, nke chọrọ ịhụ ụbọchị ọma ahụ anya, ya kwụsị ikwu okwu ọjọọ na okwu ụgha.
|
Efisɛ, Kyerɛwsɛm no ka se, "Obiara a ɔpɛ sɛ ɔtena ase yiye na ohu nna pa no, ɛnsɛ sɛ ɔka kasa bɔne, na ɛsɛ sɛ ogyae atorotwa.
|
1.238017
|
anyị bụ ndị nke ya, anyị bụkwa igwe atụrụ ya.
|
yɛyɛ ne nkurɔfo ne ne didibea nguan.
|
1.237534
|
E nweghị onye na-achọ Chineke.
|
na obiara nni hɔ a ɔhwehwɛ Onyankopɔn akyi kwan.
|
1.236998
|
Na mgbe ihe ndị a, o nyere ha ndị ikpe, ọbụna ruo mgbe onye amụma Samuel.
|
Eyi akyi no ɔmaa atemmufo dii wɔn so kosii sɛ Odiyifo Samuel bae.
|
1.236865
|
Ọ gaara akara ya onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ."
|
Sɛ wɔanwo saa onipa no mpo a, anka eye!"
|
1.236753
|
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
|
Bere a abɔfokuw yi san kɔɔ soro no, nguanhwɛfo no keka kyerɛkyerɛɛ wɔn ho wɔn ho se, "Momma yɛnkɔ Betlehem hɔ na yɛnkɔhwɛ saa anwonwasɛm a asi wɔ hɔ a Awurade ada no adi akyerɛ yɛn yi."
|
1.23669
|
Ha wee na- asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: " Dakwasịnụ anyị ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n' ocheeze ahụ ghara ịhụ anyị , ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị ,
|
Na wɔka kyerɛɛ mmepɔw no ne abotan no se, "Monkata yɛn so na momfa yɛn nsie sɛnea ɛbɛyɛ a nea ɔte ahengua no so no ani nhu yɛn na yemfi Oguammaa no abufuw ano.
|
1.236631
|
Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ?
|
Sɛ obisa wo nam a, wobɛma no ɔwɔ?'
|
1.236361
|
14 Anyone nwere onye ọ bụla n'etiti unu na -arịa ọrịa?
|
14 Mo mu bi yare anaa?
|
1.23604
|
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya .
|
Da biara mu bɔne ankasa dɔɔso ma da no."
|
1.235141
|
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
|
adeɛ foforɔ biara nni owia yi ase.
|
1.234894
|
10:15 Ụmụ Israel we si Jehova: "Anyị emehiewo.
|
15Nanso, Israelfoɔ no kɔɔ so srɛɛ Awurade sɛ, "Yɛayɛ bɔne.
|
1.234837
|
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
|
Yesu wusɔre no ne nnipa a na wɔadi kan anya owusɔre no, nsonsonoe bɛn na ɛwom?
|
1.234574
|
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .
|
Okununom, monkɔ so nnɔ mo yerenom na mommma mo bo mmfuw wɔn denneennen.
|
1.23435
|
Lenu Israel dika anu-aru si di: ndi nēri àjà, hà na ebe-ichu-aja adighi-enwekọ?
|
Monhwɛ Helafo: Wɔn a wodi afɔrebɔde no di afɔrebɔde a wɔde abɔ Onyankopɔn afɔre no?
|
1.234343
|
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
|
ade foforo biara nni owia yi ase.
|
1.234078
|
Jesu jụrụ ha sị, "Ogbe achịcha ole ka ụnụ nwere?"
|
34Yesu nso bisaa wɔn sɛ, "Burodo dodoɔ bɛn na mowɔ?"
|
1.233991
|
Olee mgbe anyị hụrụ gị ka ị na- arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n' ụlọ mkpọrọ , anyị wee bịakwute gị ?
|
Afei, da bɛn na yehuu sɛ woyare a, yɛbɛsraa wo, anaasɛ wodaa afiase a, yɛbɛhwɛɛ wo?'
|
1.233908
|
Ha na-abụ abụ, kpee ekpere ma kwurịta ihe e dere n'Akwụkwọ Nsọ.
|
Ná wɔto nnwom, bɔ mpae, na na wɔsusu Twerɛnsɛm no ho.
|
1.233426
|
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
|
Eyi akyi no ɔmaa atemmufo dii wɔn so kosii sɛ Odiyifo Samuel bae.
|
1.233308
|
Ọ̀ bụ na otú e si kee mmadụ adịghị akụziri unu na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu isi , ọ bụụrụ ya ihe ihere;
|
Ɛnyɛ saa abɔde koro no ara na ɛka se, sɛ ɔbarima ti fuw pii a, ɛyɛ animguase ma no no?
|
1.233233
|
Ì riwo mkpụrụ si n' osisi ahụ m nyere gị iwu ka ị ghara iri ?
|
Woadi dua a meka kyerɛɛ wo se nni so aba no bi ana?"
|
1.233214
|
Ó sibeghị n' ọnụ anyị onwe anyị kwuokwa okwu ?
|
Na yɛn nso ɔnkasa mfa yɛn so bi ana?"
|
1.232849
|
Ụfọdụ na-ekwu na Alaeze Chineke dị n'obi mmadụ ma ọ bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ ga-eweta ya.
|
Nnipa binom gye di sɛ Onyankopɔn Ahenni no te gyidifo koma mu anaa ɛnam nnipa so na ɛbɛba.
|
1.232812
|
na-edu anyị ka ụzọ nke ziri ezi!
|
Kyerɛ yɛn kwan tenenee no,
|
1.232775
|
O kwuru banyere onwe ya, sị: "Otú ahụ ka a na-aghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu, ka onye ọ bụla nke kwere na ya wee nwee ndụ ebighị ebi.
|
N'ankasa kaa ne ho asɛm sɛ: "Etwa sɛ wɔma onipa Ba no so na obiara a ogye no di no anya daa nkwa.
|
1.232708
|
A ga-esi aghaa kwusa oziọma ahụ ma ọ bụrụ na e zipụghị ndịozi?
|
Na sɛ wɔansoma wɔn nso a, wɔbɛyɛ dɛn na wɔaka Asɛmpa no?
|
1.232638
|
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
|
Obiara nni hɔ a ɔyɛ kɛse sen me wɔ fie ha, na ɔmfa biribiara nkame me gye wo, efisɛ woyɛ ne yere.
|
1.232518
|
Ndị ọzọ mee gị ihe ọjọọ, olee otú i nwere ike isi mee ka Josef?
|
Sɛ afoforo ne wo anni no yiye a, dɛn na wobɛyɛ de asuasua Yosef?
|
1.232314
|
Ị̀ na-eche na m agaghị aṅụ site nꞌiko ahụhụ ahụ Nna m nyere m ka m ṅụọ?"
|
Ɛnsɛ sɛ menom kuruwa a mʼAgya de ama me no ano anaa?"
|
1.232129
|
Ma kpenu ekpere ka ọ ghara idi na mb͕e oyi.
|
Na mommɔ mpae na bere a ɛsɛ sɛ muguan no anyɛ awɔwbere.
|
1.231741
|
Ị bụ ohu m, Israel.
|
ɛfiri sɛ, woyɛ me ɔsomfoɔ, Ao Israel.
|
1.23129
|
Ndị Jebesh wee sị: " Anyị ga- apụkwute unu echi , unu ga- emekwa anyị ihe ọ bụla dị unu mma .
|
10Na Yabes mmarima ka kyerɛɛ wɔn atamfo no se, "Ɔkyena yɛbɛba mo so, na nea mopɛ no, monyɛ yɛn."
|
1.231169
|
Obugh na Kraist aghagh ihu ahuhu ndia, na iba nebube ya?
|
Wɔanhyɛ ho nkɔm sɛ, ɛsɛ sɛ Kristo no behu amane ansa na wakɔ n'anuonyam mu anaa?"
|
1.230944
|
O wee sị ya: 'Biko, lee anyị ule ụbọchị iri.
|
Ɔkae sɛ: 'Yɛsrɛ wo, sɔ yɛn hwɛ dadu.
|
1.230801
|
Ọtụtụ n'ime ndị m mụụrụ ihe bụ ndị Katọlik.
|
Ná wɔn a me ne wɔn sua ade no dodow no ara yɛ Katolekfo.
|
1.230378
|
O wee jide dragọn ahụ , bụ́ agwọ mbụ ahụ , onye bụ́ Ekwensu na Setan , wee kee ya agbụ ruo otu puku afọ .
|
"Ɔkyeree ɔtweaseɛ no, ɔwɔ dedaw a ɔne Ɔbonsam ne Satan no, na ɔkyekyeree no mfe apem."
|
1.230302
|
12 na -ekele Nna, onye mere ka ị ruo oke ịkekọrịta ihe nketa nke ndị nsọ n'ìhè.
|
12 Momfa ahosɛpɛw nna Agya no a ɛnam ne so nti, moanya nea Onyankopɔn akora so ama n'ahotefo a wɔwɔ ne hann no mu no bi no ase.
|
1.229876
|
Ma mgbe Jizọs hụrụ otu nwa ịnyịnya ibu , ọ nọkwasịrị na ya , dị nnọọ ka e dere , sị:
|
14Yesu rekɔ no, na ɔte afunumu ba bi so sɛdeɛ Atwerɛsɛm hyɛɛ ho nkɔm sɛ,
|
1.229691
|
Ò nwere ebe anyị ga- arahụ n' ụlọ nna gị ?
|
Mesrɛ wo, yebenya nnabea wɔ wʼagya fi ama ade akye ana?"
|
1.229584
|
Ejikwala eluigwe aṅụ iyi nꞌihi na eluigwe bụ ebe ocheeze Chineke dị.
|
Monnnɔ soro, efisɛ, ɛyɛ Onyankopɔn ahengua.
|
1.229329
|
64 Ma ufọdu nime unu nēkweghi ekwe.
|
64 Na mo mu binom wo hɔ a wonnye nni.
|
1.229232
|
Mgbe ahụ ka a ga-ahụ Nwa nke Mmadụ ka O si n'urukpu na-abịa n'ike na oke ebube.
|
Saa bere no na wobehu Onipa Ba no sɛ ɔde tumi ne anuonyam a ɛso nam omununkum mu reba.
|
1.229051
|
6 Ọ bụ n'ihi ihe ndị a ka ọnụma Chineke ji abịa.
|
6Eyinom nti Onyankopɔn abufuw reba.
|
1.229032
|
Ị̀ na-eche na m agaghị aṅụ site nꞌiko ahụhụ ahụ Nna m nyere m ka m ṅụọ?"
|
Ɛnsɛ sɛ menom kuruwa a m'agya de ama me no ano anaa?"
|
1.228972
|
Ka onye ọ bụla nọgide dị ka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.
|
Sɛnea obiara te a Onyankopɔn frɛɛ no no, ɔntena no saa ara.
|
1.228567
|
17 Mb whene ha huru Ya ha we kpọ isi ala nye Ya, ma ufọdu nwere obi abua.
|
17Ɛhɔ na wohuu no, kotow, sɔree no. Nanso na wɔn mu bi nnye nni ara.
|
1.228306
|
Jihu wee sị: " Olee onye ọ bụ n' ime anyị niile ?
|
Yehu bisae se, "Yɛn mu hena?"
|
1.228025
|
18 O wee sị ha, "Ahụrụ m Setan ka ọ dara ka àmụ̀mà nke si n'eluigwe daa.
|
18Na ɔka kyerɛɛ wɔn se, "Mihuu sɛ ɔbonsam retew afi ɔsoro sɛ anyinam abɛhwe fam.
|
1.227818
|
33 Ụmụntakịrị, m ga-anọnyere gị obere oge.
|
33 Mma nkumaa, bere tiaa bi na aka a me ne mo wo hɔ.
|
1.227307
|
Olee Iwu Ndị Bụ́ Iwu Iri nke Chineke?
|
Dɛn Ne Mmara Nsɛm Du a Onyankopɔn De Mae No?
|
1.227214
|
Jisọs sịrị nwanyị ahụ, "Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel."
|
Yesu ka kyerɛɛ ɔbea no se, "Wɔsomaa me sɛ memmɛboa Yudafo, Israel nguan a wɔayera no, na ɛnyɛ Amanamanmufo."
|
1.227004
|
22 Ma olee mgbe ha kwụsịrị ọchị ahụ?
|
22 Bere bɛn na wogyaee fɛwdi no?
|
1.226948
|
N' ihi na anyị onwe anyị anụwo ya site n' ọnụ ya .
|
Yɛate afi ɔno ankasa anom."
|
1.226695
|
Ejikwala eluigwe aṅụ iyi nꞌihi na eluigwe bụ ebe ocheeze Chineke dị.
|
Monnnɔ ɔsoro, efisɛ ɛyɛ Onyankopɔn ahengua.
|
1.226493
|
'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
|
"Asase Nyinaa Temmufo no" Yɛ Nea Ɛteɛ Bere Nyinaa
|
1.226362
|
M nọnyeere unu. - Mat.
|
Me ne mo wɔ hɔ. - Mat.
|
1.226031
|
N' ihi na a mụwo unu ọzọ site ná mkpụrụ na- enye ndụ , nke na- apụghị ire ure , ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure , site n' okwu Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na- adịru mgbe ebighị ebi .
|
23Ɛfiri sɛ, wɔawo mo foforɔ; wɔanwo mo ɛmfiri aba a ɛporɔ mu, na mmom, ɛfiri Onyankopɔn asɛm a ɛmporɔ mu.
|
1.225989
|
Gwanụ m , unu ndị na- achọ ịnọ n' okpuru iwu , ọ̀ bụ na unu adịghị anụ ihe Iwu ahụ na- ekwu ?
|
Mibisa mo a mopɛ sɛ mohyɛ Mmara no ase no se, monte nea Mmara no ka no anaa?
|
1.225957
|
"Osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ."
|
Papa ne bɔne ho nimdeɛ dua.
|
1.225837
|
Ọ̀ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha bi nꞌebe a?
|
Ɛnyɛ yɛne ne nuammeanom na ɛte ha?
|
1.225691
|
Ebe a ka ọ nọ na-efe Chineke ehihie na abalị, ọ nọkwa na-ekpe ekpere na-ebukwa ọnụ.
|
ɔgyinaa Onyankopɔn anim bɔɔ wɔn ahohora awia ne anadwo no,
|
1.225476
|
N' ihi na anyị onwe anyị anụwo ya site n' ọnụ ya .
|
Yɛate afiri ɔno ankasa anom."
|
1.22517
|
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
|
Eyi akyi no, ɔmaa atemmufo dii wɔn so kosii sɛ odiyifo Samuel bae.
|
1.224779
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
13Obi wɔ mo mu a onim nyansa na ɔwɔ ntease?
|
1.224765
|
Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya?
|
Nkwasea, ɛnyɛ nea ɔyɛɛ akyiri no na ɔyɛɛ emu nso?"
|
1.224706
|
Izrel, ana m agba akaebe megide unu,
|
mɛdi adanseɛ atia wo, Ao Israel;
|
1.224609
|
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
|
Sɛ Yosua dii nnipa no anim de wɔn kɔɔ Onyankopɔn home mu a, anka akyiri yi Onyankopɔn anka da foforo ho asɛm.
|
1.224175
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
13 Obi wɔ mo mu a onim nyansa na ɔwɔ ntease?
|
1.22388
|
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu mgbe m na-agwa unu sị, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume ka ọ gụrụ agụụ ịhụ ihe ndị a anya unu na-ahụ ugbu a, na ịnụ ihe ndị a ntị unu na-anụ, ma ha enweghị ike.
|
17Na me de, mereka akyerɛ mo se, adiyifo ne atreneefo pii pɛɛ sɛ wohu nea muhu no, nanso wɔanhu.
|
1.223818
|
32 Ọ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu.
|
32 Ɔbɛyɛ ɔkɛse, na wɔbɛfrɛ no Ɔsorosoro Nyankopɔn ba.
|
1.223813
|
38 ya mere na okwu (logos) nke Aisaia onye amuma kwuru nwere ike imezu: "Onyenwe anyị, ònye kwere ihe Ọ nụrụ n'ọnụ anyị, ònyekwa ka e kpugheere ogwe aka Onyenwe anyị?"
|
Eyi ne odiyifo Yesaia asɛm a ɔkae se, "Awurade, hena na obegye yɛn adi?
|
1.223784
|
E, eluigwe na-adịghị ọcha n'anya ya.
|
ɔsorosoro mpo nyɛ kronkron wɔ nʼani so,
|
1.223746
|
32 Ọ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu.
|
32Ɔbɛyɛ ɔkɛse, na wɔbɛfrɛ no Ɔsorosoro Nyankopɔn Ba.
|
1.223688
|
32 Ọ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu.
|
32Ɔbɛyɛ ɔkɛseɛ, na wɔbɛfrɛ no Ɔsorosoro Onyankopɔn Ba.
|
1.223526
|
Ndị kpuru ìsì ga-ahụ ụzọ.
|
Anifuraefo baanu hu ade
|
1.223245
|
Ma dị ka m gwara unu nꞌoge gara agwa, ndị na-eme ihe dị otu a agaghị abanye nꞌalaeze Chineke.
|
Mebɔ mo kɔkɔ sɛnea mabɔ mo dedaw no se, wɔn a wɔtena ase saa no renkɔ Onyankopɔn Ahenni no mu.
|
1.223214
|
Ọ buru na M'nēkwu ezi-okwu, n'ìhi gini ka unu onwe-unu nēkweghm? 47 Onye sitere na Chineke nānu okwu Chineke: n'ihi nka ka unu onwe-unu nānughi ha, n'ihi na unu esiteghi na Chineke.
|
Sɛ meka nokware a, adɛn nti na munnye me nni? 47 Obiara a ofi Onyankopɔn mu no tie Onyankopɔn asɛm.
|
1.22312
|
15 Dị ka a na -ekwu, "Taa, ọ bụrụ na ị nụrụ olu ya, unu emela ka obi unu sie ike dị ka nnupụisi."
|
15 Kyerɛwsɛm no ka se, "Sɛ ɛnnɛ mote Onyankopɔn nne a, monnyɛ asoɔden te sɛ nea moayɛ bere a mosɔre tiaa Onyankopɔn no."
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.