score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Pedi
stringlengths
10
500
1.190557
36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n'ezie.
36 Ke gona, ge Morwa a le lokolla, ke mo le tlogo ba le lokolotšwe ruri.
1.190525
Ha kpọrọ nwa nwoke ha nke abụọ Ebel.
Ba ile ba bitša morwa wa bona wa bobedi gore ke Abele.
1.190502
"Ị̀ Hụrụ M n'Anya Karịa Ihe Ndị A?
A o nthata go fetiša ba?
1.19046
14 "Unu bụ ìhè nke ụwa.+ A pụghị izo obodo ezo ma ọ bụrụ na ọ dị n'elu ugwu.
14 "Lena le seetša sa lefase.+ Motse o ka se utege ge o le godimo ga thaba.
1.190093
Dị ka anyị hụrụ n'Isi nke 1 nke akwụkwọ a, Jehova bụ mmụọ a na-adịghị ahụ anya.
Ka ge re ithutile go Kgaolo 1 ya puku ye, Jehofa ke moya o sa bonagalego.
1.190053
14 Teta! anaghị ekwu ọgwụ ka mma a ga-eji gwọọ mmadụ ma ọ bụ otú ka mma a ga-esi gwọọ mmadụ.
14 Phafoga! ga e bolelele mokgwa o itšego wa kalafo.
1.190051
Kwụsị 'Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu'
Tlogela "go Itsomela Dilo tše Dikgolo"
1.190013
Alụwo m ezi ọgụ ahụ , agbawo m ọsọ ahụ ruo n' isi , edebewo m okwukwe ahụ .
Ke hlabane tlhabano e botse; ke feditše go šiana; tumelo ke e swere.
1.189973
Isiokwu a ga-akọwa ihe mere ha ji amụ asụsụ ọzọ.
Sehlogo se se tla hlalosa gore ke ka baka la eng ba ithuta leleme le lengwe.
1.189882
Ma ọ dịghịzi onye nwere obi ike ịjụ ya ajụjụ .
Gwa se sa ba le yo mongwe yo a betago pelo a mmotšiša ditaba tše dingwe.
1.189829
Gịnị malitere ime Adam na Iv, ọ̀ bụkwa n'ihi gịnị?
Ke'ng seo se ilego sa thoma go diragalela Adama le Efa, gona ka baka la'ng?
1.189799
N'ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
ke tshwanelo yohle ya motho.
1.189792
Unu bụ nne na nna, emesola ụmụ unu mmeso nꞌụzọ ga-eme ka iwe wee ha.
Lena botatagobana, le se tshwenye bana ba lena, gore ba se nolege moko.
1.18979
Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ na ihe ndọba oriọna abụọ ahụ na- anọchi anya ha , ha guzokwa n' ihu Onyenwe ụwa .
Dihlatse tšeo tše pedi ke mehlware yela ye mebedi le dihlomamabone tšela tše pedi tše di emego mo pele ga Morena wa lefase.
1.189736
N'ezie obiọma na ebere ga na-eso m, ụbọchị ndụ m niile.
Tše botse fela le kgaugelo di tlo ntatela mehla yohle ke sa phela.
1.189635
(Zefanaya 2:3) Olee mgbe ọ ga-eme ya?
(Tsefanya 2:3) Seo se tla direga neng?
1.189471
Otu nꞌime mmụọ ozi asaa ahụ wụsara ihe dị nꞌefere ha ji bịakwutere m sị m, "Soro m ka m gosi gị nwagbọghọ ahụ bụ nwụnye Nwa atụrụ ahụ."
Ke mo go tlilego e mongwe wa barongwa bao ba šupago ba ba bego ba swere meruswi e šupago, a bolela le nna a re: Tlaa ke go bontšhe go lahlwa ga seotswa seo se segolo se se dutšego godimo ga meetse a mantši.
1.189455
Ọ ga- abụ ụbọchị ígwé ojii , oge a kara aka nke ndị mba ọzọ .
E tla ba tšatši la maru a maso,
1.189147
(Ndị Hibru 10:38) Mana anyị abụghị nke ndị na -ala azụ azụ na ndị e bibiri, kama anyị bụ nke ndị nwere okwukwe ma chekwa mkpụrụ obi ha.
Gomme rena ga re ba go gomela morago le go yo lahlwa; re ba tumelo ya go yo rua bophelo.
1.188991
2:51 Anyị kara aka maka Moses iri anọ, ehihie na abalị, ma na ya enweghị ị were nwa ehi, si otú eme ihe ọjọọ.
Moshe o feditše matšatsi a masome a mane le mašego a ona a le fao, a na le Morena, a sa je bogobe, a sa nwe meetse.
1.188836
Unu ndị bụ́ nna , unu adịla na- akpasu ụmụ unu iwe , ka ha wee ghara ịda mbà n' obi .
Lena botatagobana, le se tshwenye bana ba lena, gore ba se nolege moko.
1.188726
5 Mb͕e ọ bula M'nọ n'uwa, abum Ìhè nke uwa.
5 Ge ke sa le mo lefaseng, ke seetša sa lefase.
1.188688
23 N'ubọchi ahu unu agaghi-ajum ajuju.
23 Mme mohla woo le ka se mpotšiše selo.
1.188636
"Chineke bụ naanị otu." - Ndị Galeshia 3:20.
"Modimo ke o tee feela." - Bagalatia 3:20.
1.188633
Ị bụ onye ezi omume n' ihe niile dakwasịrị anyị , n' ihi na i mere ihe i mere n' ikwesị ntụkwasị obi , ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume .
O ile wa bontšha go loka ge e le mabapi le tšohle tšeo di re wetšego, o ile wa dira dilo ka go botega, fela ke rena re ilego ra dira dilo tše kgopo.
1.188417
ka Ọ kasie obi-unu, me kwa ka ha guzosie ike n'ezi ọlu na ezi okwu nile ọ bula.
a a homotše dipelo tša lena, a le kgoniše go dira tše botse le go bolela tše botse fela.
1.188388
O si n' ebe Chineke nke nna gị nọ , ọ ga- enyekwara gị aka; ya na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nọ , ọ ga- eji ngọzi nke eluigwe , jiri ngọzi nke ogbu mmiri nke dị n' okpuru ala , jirikwa ngọzi nke ara na nke akpa nwa , gọzie gị .
O tšwa go Modimo wa tatago lena, gomme o tla le thuša; o na le Ramatlaohle, gomme o tla le šegofatša ka ditšhegofatšo tša magodimong a kua godimo, ka ditšhegofatšo tša bodiba bjo bo ikadilego fase, ka ditšhegofatšo tša matswele le popelo.
1.188288
È nwere onye n'ime anyị na-agaghị achọ ịdị ogologo ndụ ma na-enwe obi ụtọ?
Ke mang a sa nyakego go phela nako e telele le gona a thabile?
1.188277
Egwú nwere ike ime ka ndị mmadụ na ibe ha dịrị n'otu.
Mmino o ka kopanya batho.
1.188225
onye m'nēzighachiri gi, ya onye-ya, nke ahu bu, obi nkem:
Ke mmušetša go wena, yena yo ke mo ratago ka pelo ya ka ka moka.
1.188184
Gịnị bụ aha ụmụ abụọ mbụ nke Adam na Iv?
Maina a barwa ba babedi ba pele ba Adama le Efa e be e le bomang?
1.187989
Ha wee kọọrọ ya , sị: " Josef ka nọ ndụ , ọ bụkwa ya na- achị ala Ijipt dum !
Ke moka ba mmegela ba re: "Josefa o sa phela, e bile ke yena a okametšego naga ka moka ya Egipita!"
1.187968
E kere ụmụ Erọn n' ìgwè n' ìgwè .
Barwa ba Arone ba be ba na le dihlopha tša bona.
1.187929
I wee mee ka ha mara Ụbọchị Izu Ike gị dị nsọ, wee nye ha iwu, ụkpụrụ na iwu site n'aka ohu gị Moses. "
O ba tsebišitše sabatha ya gago e kgethwa, wa ba nea ditaelo le melao ka Moshe mohlanka wa gago.
1.187741
" ' N' ihi na ụmụ Izrel bụ ndị ohu m .
"Eupša lena Baisraele, bahlanka ba ka,
1.187693
Ònye ga- ekewapụ anyị n' ịhụnanya nke Kraịst ?
Ke mang a kago re aroganya le lerato la Kriste?
1.187686
17:2 dị nnọọ ka i nyere ikike n'ebe anụ ahụ niile ya, ka o wee nye ndu ebighi-ebi nye ndị niile na i nyere ya.
2 Boka ge o mo neile maatla a go buša nama yohle gore bohle ba o mo neilego bona a ba fe bophelo bjo bo sa felego.
1.187604
Ndi bu nna, akpasula umu-unu iwe, ka obi ghara ifù ha.
Lena botatagobana, le se tshwenye bana ba lena, gore ba se nolege moko.
1.187583
Ya mere , nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: " N' agbanyeghị na ị bụ onye Juu , olee otú i si na- arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ , ebe m bụ nwaanyị Sameria ?
Mosadi yoo a mo fetola a re: "O ka re o le Mojuda, nna ke le mosadi wa Mosamaria, wa nkgopela meetse a go nwa?"
1.187573
N' ihi ya , ndị m ga- amata aha m , ee , n' ihi ya , ha ga- amata ya n' ụbọchị ahụ , n' ihi na ọ bụ m na- ekwu .
Ka baka leo batho ba ka ba tla tseba leina la ka, e bile mohlang woo ba tla tseba ka lona lebaka leo ka ge e le Nna ke bolelago.
1.187565
Ma ama m ama na o ruo mgbe ahụ na gị na ndị na- ejere gị ozi agaghịdị atụ egwu Jehova bụ́ Chineke .
Ge e le wena le bahlanka ba gago, ke šetše ke tseba gore le ka morago ga moo le ka se boife Jehofa Modimo."
1.187371
Chineke nke maara ihe niile God that knows everything
ke Modimo ya tsebang tsohle,
1.18736
Ma enwerem nka imegide gi, na i rapuru ihu-n'anya ahu i nwere na mbu.
Se ke se solago go wena, ke ge lerato la gago la pele o le lahlile?
1.187336
4 Ọ dịghịkwa onye na -ewere nsọpụrụ a nye onwe ya, kama ọ bụ naanị mgbe Chineke kpọrọ ya, dịka akpọrọ Erọn.
Le gona motho o amogela kgodišo ye, e sego ka la gagwe eupša o e amogela ge feela a biditšwe ke Modimo, go etša ge go bile bjalo le ka Arone.
1.187319
Jehova nyere ha ike ịsụ asụsụ ndị obodo ọzọ.
Jehofa o ile a ba nea bokgoni bja go bolela maleme a šele.
1.187259
Mb͕e nka gasiri m'we hu ndi-mọ-ozi anọ ka ha nēguzo n'elu nkuku anọ nke uwa, nējidesi ifufe anọ nke uwa ike, ka ifufe ọ bula we ghara ife n'elu uwa, ma-ọbu n'elu oké osimiri, ma-ọbu n'elu osisi ọ bula.
Ka morago ga moo ka bona barongwa ba bane ba eme dikhutlong tše nne tša lefase, ba swere diphefo tše nne tša lona gore go se be le phefo ye e fokago lefaseng goba lewatleng goba sehlareng.
1.187204
Ìgwè mmadụ dị ukwuu ndị si n'obodo ahụ sokwa ya.
Lešaba le legolo le le tšwago motseng le lona le be le na le yena.
1.187
Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ , kama ọ bụ Chineke ndị dị ndụ .
Leza wa bomi, ke wa bafwepo,
1.186954
25 N'ihi na nzuzu nke Chineke mara ihe karịa mmadụ, adịghị ike nke Chineke dịkwa ike karịa mmadụ.
Gobane selo seo e lego bošilo sa Modimo se bohlale go feta batho gomme selo se se fokolago sa Modimo se matla go feta batho.
1.186925
Hà nwere aha n'otu n'otu nakwa àgwà e ji mara ha?
Na ba na le maina le dika?
1.186891
A ga m enye igwe ojii iwu ka ọ ghara izosa mmiri n'ubi ahụ.
Ke tla laela maru gore a se ke a se nešetša pula."
1.186828
Amaara m na ịhụnanya Chineke adịghị nꞌime unu.
Fela se ke se lemogilego, ke ge mo go lena go se na lerato la Modimo.
1.186742
M wee hụ ndị mmụọ ozi anọ guzo n'akụkụ anọ, na-ejide ifufe anọ nke ụwa nke na ọ dịghị ifufe ga-afụ ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ megide ihe ọ bụla osisi.
Ka morago ga moo ka bona barongwa ba bane ba eme dikhutlong tše nne tša lefase, ba swere diphefo tše nne tša lona gore go se be le phefo ye e fokago lefaseng goba lewatleng goba sehlareng.
1.18645
Ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ (ndị na-anọchite anya ndị agbapụtara n'oge) dara n'ihu ocheeze Chineke, tụda okpueze ha n'ụkwụ ya ma bulie ukwe otuto:
16Bagolo bale ba masome a mabedi le metšo ye mene ba ba dutšego ditulong tša bona tša bogoši pele ga Modimo ba napa ba itahlela fase ka difahlego ba khunamela Modimo 17ba re:
1.186286
Jizọs kụziiri anyị otú anyị ga-esi na-ekpe ekpere. - Matiu 6:9-15.
Jesu o re rutile tsela ya go rapela. - Mateo 6:9-15.
1.186273
Nꞌihi na ebe ọ bụla mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara nꞌaha m, mụ onwe m nọ nꞌetiti ha."
Gobane ge ba babedi goba ba bararo ba kopana ka leina laka, ke tla ba le bona gona moo.
1.186252
Hà na-ata ahụhụ na Shiol iji kwụọ ụgwọ njọ ha?
Na ba tlaišega Sheole e le go lefelela diphošo tša bona?
1.185984
9 o meghịkwa ka ọ dị iche n'etiti anyị na ha. ebe ha wereworo okwukwe mee ka obi ha dị ọcha.
Ga se a ka a bontšha kgethollo mo go rena le go bona; o ba hlwekišitše dipelo ka ge ba dumetše.
1.18592
M ji nwayọọ nwayọọ tụkwasịzie ya obi m niile."
Ganyenyane-ganyenyane ke ile ka thoma go mmota ka mo go feletšego."
1.185887
Na- agbanụ ọsọ n' ụzọ ga- eme ka unu nweta ya .
Kitimang ka mokgwa woo, gore le tle le o tšee.
1.185661
N'ihi ya, anyị na-ebi n'oge ahụ "dị mkpirikpi" nke fọdụụrụ Setan.
Ka baka leo, re phela 'nakong yeo e kopana' ye e sa šaletšego Sathane.
1.185622
Ma-ọbu ùnu amataghi na ndi nsọ g willkpe uwa dum?
A ga le tsebe gore bakgethwa ba tlo ahlola lefase?
1.185328
Josef nwa m ka nọ ndụ !
Josefa morwa wa ka o sa phela!
1.18521
Hà napụtara Sameria n' aka m ?
Na e hlakodišitše Samaria seatleng sa ka?
1.185165
Ma n' ihe a , Izrel ka nwere olileanya .
Eupša ga bjale Isiraele e na le kholofelo.
1.185085
Ka oge na- aga , ọ nụrụ ihe ụmụ ndị ikom Leban nọ na- ekwu , sị: " Jekọb ewerewo ihe niile nna anyị nwere; ọ bụkwa n' ihe onwunwe nna anyị ka o si kpata akụ̀ a niile .
Jakobo a kwa gore barwa ba Labane ba re: "Jakobo o tšere tšohle tše e bego e le tša tatagorena.
1.185049
" Ya mere , burunụ ụzọ na- achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke , a ga- atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile .
Sa pele le tsome mmušo wa Modimo le toko ya wona; ke mo le tlo go ekeletšwa ka tšeo ka moka.
1.185021
Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m. "
Dulang le dira se e le go nkgopola."
1.184991
Ndị enyi anyị nọ na Kọrint, anyị agwala unu ihe nile dị anyị nꞌobi, anyị emeghepụla obi anyị nye unu.
Lena Bakorinte, re boletše le lena re ahlame; re le utolletše tšohle tša ka pelong.
1.18488
Ma amaram unu, na unu enweghi ihu-n'anya Chineke nime onwe-unu.
Fela se ke se lemogilego, ke ge mo go lena go se na lerato la Modimo.
1.184776
A gakwaghị akpọ gị Jekọb , kama aha gị ga- abụzi Izrel .
Bjalo leina la gago ga e sa hlwe e le Jakobo, e tlo ba Isiraele.
1.184702
" Mgbe Jizọs hụrụ ha, ọ sịrị ha: "Gaanụ gosi ndị nchụàjà onwe unu.
Jesu ge a ba bona a re go bona: "Eyang go baprista ba le bone."
1.184691
Ebe ahụ ka ha nọgidere tutuu ruo mgbe Herọd nwụrụ.
a dula moo go fihla Heroda a ehwa.
1.184638
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha - Na Brazil
Ba Ile ba Ikgafa go tšwa Pelong - Kua Brazil
1.184577
Lee, anyị gosipụtara gị ihe atụ atọ nke profaịlụ peeji atọ dị nke ọma na Instagram:
Na mathread yenu.
1.184573
Mgbe ndị ahụ bịakwutere Jesu, ha sịrị, "Jọn onye na-eme mmirichukwu ziri anyị bịa jụta gị ma ọ bụ gị bụ onye ahụ e kwuru na ọ ga-abịa, ka anyị ga-ele anya onye ọzọ?"
Ka gona, Johane a bitša ba babedi ba barutiwa ba gagwe a ba romela go Morena gore ba re go yena: "Na ke wena Yo a Tlago goba na re swanetše go letela yo mongwe?"
1.184572
Ị ga-echeta n'oge gara aga, ọ dịghị uru Onesịmus baara gị, ma ugbu a, ọ baara mụ na gị uru.
11Pele o be a sa go hole ka selo, fela bjale o re hola kudu, nna le wena.
1.184531
Gaa, ere ihe ọ bụla i, na-enye ndị ogbenye, na mgbe ahụ ị ga-enwekwa akụ n'eluigwe.
Eyo rekiša tšohle tše o nago le tšona, o tšee tšhelete ya gona o e abele badiidi, gomme o tla ba le lehumo legodimong.
1.184486
Unu ejekwala ije n' ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na- achụpụ n' ihu unu , n' ihi na ha emewo ihe ndị a niile , akpọkwara m ha asị .
Le se ke la sepela ka melao ya ditšhaba tšeo ke di rakago pele ga lena ka gobane di dirile dilo tše ka moka gomme ke a di hlaswa.
1.18443
Mgbe Chineke ga-eme ihe, ọ ga-eme ya n'ụzọ ga-eme ka ihe ọjọọ kwụsị ruo mgbe ebighị ebi! - Abụ Ọma 37:9-11.
Ge Modimo a tšea kgato, o tla dira bjalo ka tsela yeo e tlago go fedišetša bobe sa ruri! - Psalme 37:9-11.
1.184377
Ọ̀ bụ na e siteghị n' ọrụ kpọọ nna anyị bụ́ Ebreham onye ezi omume mgbe ọ chụsịrị nwa ya bụ́ Aịzik n' àjà n' elu ebe ịchụàjà ?
Kgane Abrahama, rakgolokhukhu wa rena, ga se a lokafatšwa ka mediro mola a neela Isaka, morwagwe, mo aletareng? 22Ke mo go bonagalago gore medirong ya gagwe go be go šoma tumelo, mme mediro ya gagwe e dira gore tumelo ya gagwe e be ye e feletšego.
1.184373
14Ọbụna okike n'onwe ya akụzighi gị na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu, ọ bụụrụ ya ihe ihere?
Na ga la ithuta gore ka tlhago ge e ba monna a na le moriri o motelele o a nyatšega;
1.184353
N' ókè nke ala Izrel ka m ga- ekpe unu ikpe ,
Ke tla le ahlolela mollwaneng wa Isiraele,
1.184203
Ma Allah na-dọrọ aka ná ntị:
God be warned!
1.183981
nyekwa ha iwu , sị , ' Sinụ n' etiti Jọdan , n' ebe ahụ ndị nchụàjà guzo , bute nkume iri na abụọ , unu ga- eburukwa ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n' ebe unu ga- arahụ n' abalị a .
o ba laele, o re: 'Itšeeleng maswika a lesomepedi gare ga Noka ya Jorodane, moo go bego go eme dinao tša baperisita ba sa šišinyege, le tshele le ona le a bee marobalong a lena moo le tlago go lala gona bošegong bjo.'"
1.183905
O ruru otu ụbọchị , ụmụ ezi Chineke bịara guzo n' ihu Jehova , ọbụna Setan batara kpọmkwem n' etiti ha .
E rile ge letšatši le fihla la gore dibopiwa tša legodimong di tle pele ga Morena, Sathane le yena a tla le tšona.
1.183901
Ma ama m ama na o ruo mgbe ahụ na gị na ndị na- ejere gị ozi agaghịdị atụ egwu Jehova bụ́ Chineke .
30Fela ke a tseba gore wena le bakgomana ba gago ga se la tšwe le boifa Morena Modimo."
1.183878
Ha wee sị ya: " Nke a bụ ihe Hezekaya kwuru , ' Taa bụ ụbọchị nsogbu na nke ịba mba nakwa nke ajọ mkparị , n' ihi na ụmụ erutewo n' ọnụ akpa nwa , ma ike e ji amụ ha adịghị .
Ba re go yena: "Se ke seo Hesekia a se boletšego: 'Letšatši le ke letšatši la tlalelo, la lenyatšo le la kgobošo, la go etša ge ngwana a le kgauswi le go belegwa, eupša mmagwe a se na matla a go belega.
1.183812
Fee Jehova n'Oge Ị Na-eto Eto 134.
Hlankela Jehofa o sa le Mofsa 134.
1.183811
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .
Lena banna, ratang basadi ba lena gomme le se ba gakalele.
1.1838
Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye , ma e wezụga otu onye , ya bụ , Chineke .
Ga go yo a lokilego ge e se Modimo fela.
1.183701
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Filipinz
Ba Ile ba Ikgafa ka go Rata Kua Philippines
1.183644
Unu kwesịrị izu oke nꞌịrụ ọrụ ọma, dị ka Nna unu bi nꞌeluigwe si zuokwa oke.
Ebang baloki ba ba feletšego, bjalo ka ge Tatagolena wa legodimong e le moloki yo a feletšego."
1.183629
Nke mbụ bụ na anyị kwesịrị "ikwere na ọ dị adị."
Sa pele, re "swanetše go dumela gore o gona."
1.183562
15:4 na na e liri; na na ọ bilie ọzọ n'ụbọchị nke atọ, dị ka Akwụkwọ Nsọ;
le go re o ile a bolokwa, gomme ka morago ga matšatši a mararo a tsoga bahung, go ya ka Mangwalo a Makgethwa; 5
1.183467
5 E kere Adam "n'onyinyo Chineke."
5 Adama o be a bopilwe ka 'seswantšho sa Modimo.'
1.183301
Ana m asị unu na otú ahụ ka a ga- enwe ọṅụ dị ukwuu n' eluigwe n' ihi otu onye mmehie nke chegharịrịnụ karịa n' ihi ndị ezi omume iri itoolu na itoolu , ndị nchegharị na- adịghị mkpa .
Ke a le botša, ka wona mokgwa wo mobjalo kua legodimong modiradibe o tee yo a sokologago dibeng tša gagwe o tla thabelwa go feta batho ba masome a senyane le metšo ye senyane ba go loka ba ba sa hlokego go sokologa."
1.183289
O wee tụgharịa lee nwaanyị ahụ anya , sị Saịmọn: " Ị̀ hụrụ nwaanyị a ?
Ke moka yena a retologela go mosadi gomme a re go Simone: "Na o bona mosadi yo?
1.183233
E mesịa , ha niile ji otu olu zaa , sị: " Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru .
Sona sa re: "Tšohle tšeo Jehofa a di boletšego re ikemišeditše go di dira gomme ra di kwa."
1.183192
Ha wee sị: " Mee ihe ọ bụla dị gị mma .
Mme bona ba re: Dira ka mo o boletšego.