score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Pedi
stringlengths
10
500
1.215551
Mee Ka M Mara Ụzọ Gị 89.
Ntsebiše Ditsela tša Gago 89.
1.215176
Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ na ụwa ntọala?
O be o le kae ge ke be ke thea lefase?
1.215043
53 Ị ka nna anyị Abraham, onye nwụrụ?
53O ra gore wena o feta tatagorena Abrahama yo a hwilego?
1.215014
Atụla egwu ịgbada Ijipt , n' ihi na m ga- eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n' ebe ahụ .
O se ke wa boifa go fologela kua Egipita, ka gobane gona kua ke tlo go dira setšhaba se segolo.
1.214951
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
Ka go bane mo bababedi goba ba ba raro ba ko panago ka-leina laka, ke na lebona gona moo."
1.214943
Mmadụ na- anarakwa ihe ùgwù a , ọ bụghị site n' ọchịchọ nke ya , kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya , dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn .
Le gona motho o amogela kgodišo ye, e sego ka la gagwe eupša o e amogela ge feela a biditšwe ke Modimo, go etša ge go bile bjalo le ka Arone.
1.214722
Juda , mee ememme gị dị iche iche .
Wena Juda, bina menyanya ya gago.
1.214218
Ọ na-ebo ha ebubo ehihie na abalị nꞌihu Chineke anyị.
pele ga Modimo wa rena bošego le mosegare o rakilwe legodimong.
1.214052
Anyị maara na mgbe emere ka ọ pụta ìhè, anyị ga-adị ka ya, n'ihi na anyị ga-ahụ ya otu ọ dị.
Re tseba gore mohla a bonagatšwago re tla swana le yena, gobane re tla mmona ka wona mokgwa wo a lego ka wona.
1.213889
Ya mere, lezienụ anya ụmụnna m, ka ajọ omume nile na ekweghị ekwe nile nke obi ghara ịdị nꞌime onye ọ bụla nꞌetiti unu, nke ga-eme ka unu site nꞌiso Chineke dị ndụ tụgharịa.
Lebelelang ge, lena bana bešo, gore mo go lena go se ke gwa ba wa pelo e mpe ya go se dumele, e a kago hlanogela Modimo e a phelago.
1.213569
Kama nke ahụ, ọ na-enye anyị olileanya e nwere nanị ya maka ihe ngwọta! - Aịsaịa 33:2.
Ka mo go fapanego, o re nea kholofelo e nnoši bakeng sa tharollo! - Jesaya 33:2.
1.213497
Mba, n'ihi na ha "amaghị ihe ọ bụla."
Ga go bjalo, ka gobane "ga ba tsebe selo."
1.21302
Ya mere , mgbe unu bịakọtara n' otu ebe , ọ dịghị ekwe omume iri nri anyasị nke Onyenwe anyị .
Ka baka leo, ge le phuthega felo gotee, ga go kgonege gore le je selalelo sa Morena.
1.212948
14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m, Onyenwe anyị na Onye Ozizi, asawo ụkwụ unu, unu kwesịkwara ịsa ụkwụ ibe unu.
14 Bjale ge nna ke lego Moruti le Morena, ke le hlatswitše maoto, le lena go le swanetše ge le hlatswana maoto.
1.212694
Ọ na-esiri ụfọdụ ndị ike ịhụ Chineke n'anya.
Batho ba bangwe ba thatafalelwa ke go rata Modimo.
1.21247
Ọ dị egwu karịchaa chi niile.
o boifega go feta medimo ka moka.
1.21241
Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ n'izu, ana m enye otu ụzọ n'ụzọ iri nke ihe niile m nwetara.
12Nna ke itima dijo gabedi ka beke, le gona ke ntšha karolo ya lesome go tšohle tše ke bago le tšona.'
1.211955
Zụlite nwata na o kwesịrị: na mgbe o mere agadi, ọ agaghị apụ apụ na ya.
Ngwana mo eteletše tsela yagwe; ke mo a tlo go tšofala a sa ka a e lahla.
1.211684
Ọ pụrụ ọzọ n'ihe dị ka n'awa nke isii*+ nakwa n'awa nke itoolu*+ wee mee otu ihe ahụ.
Gape a tšwa mo e ka bago ka iri ya botshelela*+ le iri ya senyane*+ gomme a dira ka mo go swanago.
1.211472
Chineke ga-ewepụ ihe ọ bụla na-eme ka mmadụ na-echegbu onwe ya.
Modimo o tla fediša dilo tšeo di bakago dipelaelo.
1.211267
16 N'ihi na m ga -egosi ya oke ahụhụ ọ ga -ata n'ihi aha m. "
16Gomme nna mong ke tla mmontšha tšohle tše a swanetšego go tlaišwa ka tšona ka lebaka la ka."
1.210379
29 Jizọs zara ha, sị: "Nke a bụ ọrụ Chineke, ka unu wee kwere n'onye ahụ o zitere."
Jesu ge a araba a re go bona: "Modiro wa Modimo ke wo, gore le bontšhe tumelo go yena yo a romilwego ke Yoo."
1.210218
Nke I dobeere ndi niile na-aturu gi egwu,
le bohle ba o tshabang,
1.210207
Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.
Ke ka yona tumelo ge re kwešiša gore lefase le hlodilwe ke Modimo ka lentšu la gagwe, le gore tše di bonwago di tšweleditšwe ka tše di sa bonwego.
1.210178
GỊNỊ bụ onyinye kasịnụ e nyetụworo gị?
KE MPHO efe e kgolo kudu yeo o kilego wa e amogela?
1.209816
Ya mere, lezienụ anya ụmụnna m, ka ajọ omume nile na ekweghị ekwe nile nke obi ghara ịdị nꞌime onye ọ bụla nꞌetiti unu, nke ga-eme ka unu site nꞌiso Chineke dị ndụ tụgharịa.
Badumedikanna, le hlokomeleng gore mo go lena go se be le wa pelo ye mpe ya go gana go dumela, mo a kago ba a furalela Modimo yo a phelago.
1.209616
Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.
Tumelo re tseba ka yona ge legohle le hlodilwe ke lentšu la Modimo; tše di bonwago tša tšwelela di etšwa go tše di sa bonwego.
1.209524
""Ị ga-amarakwa eziokwu ahụ, eziokwu ga-eme ka ị gbapụrụ iche.""
la tlo tseba therešo, mme therešo ya tlo le lokolla.
1.209483
'Mgbe ahụ, nna ya sịrị ya,' Ọkpara ahụ, ị bụ mgbe niile m, na ihe nile nke bu nkem bu unu nwe ya.
Tatagwe a mo fetola a re: 'Ngwanaka, wena o na le nna ka mehla, gomme sengwe le sengwe se ke nago le sona ke sa gago.
1.209391
ihe ọ bula unu nēme, nālunu ọlu site na nkpuru-obi-unu, dika unu nāluru Onye-nwe-ayi ọlu, ọ bughi kwa madu;
Ka moka tše le di dirago, le di dire ka pelo e ratago, eke le direla Modimo, e sego batho.
1.209381
N' otu aka ahụkwa , mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a na- eme , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ .
Ka mo go swanago, ge le bona dilo tše di direga, le tsebe gore Morwa wa motho o kgauswi mejakong.
1.209016
Iwe ọ na-ewe ya na ọ bụ gị na-eweta enyemaka ka ọ bụ ihe ọṅụ nye ya?"
Kgane le ka mo kgahla goba la amogelega go yena?"
1.208912
Ọ bụrụkwa na onye ìsì edu onye ìsì, ha abụọ ga -adaba n'olulu. "
Ke dihlahladifofu tše di foufetšego, gomme ge sefofu se hlahla se sengwe, bobedi bja bona ba tla wela ka moleteng."
1.208718
Otú ọ dị , ọ dịghị onye na- ekwu banyere ya n' ihu ọha n' ihi na ha na- atụ ndị Juu egwu .
Go ba gona, go be go se yo a bego a ka bolela phatlalatša ka yena, ka baka la go boifa Bajuda.
1.208406
M wee mee n' ụtụtụ dị nnọọ ka e nyere m n' iwu .
Ka gona mesong e latelago ka dira go etša ge ke laetšwe.
1.208222
O dighi onye maara ụbọchị ma ọ bụ oge elekere - rue ugbua
Ga go yo a tsebago letšatši le nako
1.208086
Jehova bu ebe siri ike nke ndum; ònye ka m'gātu oké egwu?
Morena ke setšhabelo sa bophelo bja ka; ke tla tšaba mang?
1.208033
"Aga m eme ya echi."
"Ka moso ke tla dira bjalo."
1.207947
N'ihina ọ ga-enye ndị mmụọọma ya iwu ka ha nọnyere gị,
gobane o go rometše barongwa ba gagwe, gore ba go diše ditseleng tša gago tšohle.
1.207906
Obi ụtọ na- adịrị onye ọ bụla nke na- edebe okwu amụma nke dị n' akwụkwọ mpịakọta a .
Wa lehlogonolo ke eo a gomarelago ditaba tša porofeta ya puku ye.
1.207765
I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe .
Wa ba atišetša bana bjalo ka dinaledi tša legodimo,
1.207438
2 Ọ bụghị nanị ụmụaka na-ajụ ajụjụ.
2 Ga se bana feela bao ba botšišago dipotšišo.
1.20736
Na-akwanyerenụ ihe ọma n'anya mmadụ niile.
Le leke go dira tše batho bohle ba bonago e le tše di lokilego.
1.207243
24:44 Na ọ sịrị ha: "Ndị a bụ okwu m gwara gị okwu mgbe m na ka ị na, n'ihi na ihe niile a ga-emezu nke na-e dere na iwu nke Moses, na n'akwụkwọ ndị amụma, na na Abụ Ọma banyere m. "
44Ke moka a re go bona: "Tše ke ilego ka le botša tšona mola ke sa na le lena šedi; tšohle tše di ngwadilwego ka melaong ya Moshe le ka dipukung tša baprofeta le ka dipesalomeng mabapi le nna di swanetše go phethega."
1.207186
Ọ bụrụ na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, olee ebe ha ga-ebi?
Ge e ba bahu ba tla tsošwa, gona ba tla phela kae?
1.207079
Ya onwe ya wee gafee n' ihu ha wee kpọọ isiala ugboro asaa ruo mgbe o rutere nwanne ya nso .
Yena a feta a ba eta pele gomme a inamela fase gašupa go fihlela a le kgauswi le ngwanabo.
1.207069
Alụwo m ezi ọgụ ahụ , agbawo m ọsọ ahụ ruo n' isi , edebewo m okwukwe ahụ .
Ke šiane mošianong wo mogolo wa tumelo, ke kgathile tema ke e weditše, le tumelo ke sa e swere.
1.207061
Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya.
Ka baka leo, thuto ya Boraro Botee ke lepheko la go šitiša motho gore a tsebe Modimo le go mo rata.
1.206808
O nweghị onye ma kpọmkwem mgbe Alaeze Chineke ga-abịa. - Matiu 24:36.
Ga gona motho le ge e le ofe mo lefaseng yo a tsebago ka tlwaa gore Mmušo wa Modimo o tla tla neng. - Mateo 24:36.
1.206782
N'ihi na ha anaghị akwọ aka mgbe ha ha na-eri nri. "
Gobane ge ba eja ga ba hlape diatla."
1.206653
52 Nye n'ime ndị amụma ka nna nna unu hà na -akpagbughị?
52Kgane ke ofe moprofeta yo borakgolokhukhu ba lena ba sego ba ka ba mo hlomara?
1.206541
Ka o sina dị , ana m ajụ , sị , Ọ̀ bụ na Izrel amaghị ?
Gomme ke re: A Baisiraele ga ba di tsebe?
1.206442
O wee sị ha: " Onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm , wee lụọ nwunye ọzọ , na- akwa iko ma na- emejọ ya ,
A re go bona: "Mang le mang yo a hlalago mosadi wa gagwe a nyala yo mongwe, o a hlotlola gomme o a mo senyetša,
1.206328
N' ihi iji ihe ọmụma dị otú ahụ na- akpa nganga , ụfọdụ adapụwo n' okwukwe .
Ka baka la go kgantšha tsebo e bjalo ba bangwe ba fapogile tumelong.
1.206291
40 O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya -ha di arọ́ nke -uku, ha amaghi kwa ihe ha gāza Ya.
A boa, a ba hwetša gape ba robetše, mahlo a bona a imelwa ke boroko, ba sa tsebe se ba mo fetolago sona.
1.206288
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
Ya re ge Barongwa ba tlogile, ba boetše legodimong, badiši ba šala ba botšana ba re: A re yeng kwa Betlehema re yo bona taba ye e diregilego, ye Morena a re tsebišitšego yona.
1.20608
Olee otú m ga- esi rara gị nye , Izrel ?
"Na nka go lahla bjang, wena Israele?
1.205652
Ma anyị onwe anyị ga- ejikere soro ná ndị na- ebu agha n' ihu ụmụ Izrel ruo mgbe ọ bụla anyị kpọgara ha n' obodo ha , ma ụmụntakịrị anyị ga- ebi n' obodo e wusiri ike ka ndị bi n' ala a ghara imetụ ha aka .
Eupša rena re tla eta bana ba Isiraele pele re itlhametše ntwa go fihlela re ba fihlišitše lefelong la bona, mola bana ba rena bona ba tla dula metseng ya dibo kgole le badudi ba naga ye.
1.205473
Chineke nke Jekob bu ebe mgbaba anyi!
Modimo wa Jakobo ke setšhabelo sa rena!
1.205333
anyi bu ndi nke ya, anyi bukwa igwe aturu ya.
Re setšhaba sagwe; re mohlape wa mafulo agwe.
1.205274
M ga- enye ha aha ga- adịru mgbe ebighị ebi , nke a na- agaghị ebipụ ebipụ .
Ke tla ba nea leina la go iša mehleng ya neng le neng, leo le ka se kego la senyega.
1.205108
Na site na nke a anyị maara na ọ na -anọgide n'ime anyị, site na Mmụọ onye o nyere anyị.
Re tseba gore o dula a le boteeng le rena ka baka la moya wo a re neilego wona.
1.204777
Nụrịanụ ọṅụ mgbe ihe ndị a na-adakwasị unu, teekwanụ egwu ọṅụ, nꞌihi na ụgwọ ọrụ unu ga-adị ukwuu nꞌeluigwe.
Thabang le hlalale, ka gore moputso wa lena ke wo mogolo legodimong.
1.204705
Kwesị ntụkwasị obi ruo ọnwụ, m ga -enyekwa gị okpueze nke ndụ.
Botega go fihla lehung, ke tle ke go nee mphapahlogo wa bophelo.
1.204503
Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri .
Se boife tše o tlogo hlokofatšwa ka tšona; o tsebe gore diabolo o tlo lahlela ba bangwe ba lena kgolegong gore le lekwe; gomme le tlo ba le ditlaišego ka matšatši a lesome.
1.204345
Ị́ dịghị ahụ ihe ha na- eme n' obodo ndị dị na Juda nakwa n' okporo ámá ndị dị na Jeruselem ?
Na ga o bone seo ba se dirago metseng ya Juda le mekgotheng ya Jerusalema?
1.204331
Mgbe ọ nụrụ ya , o zigaara Hezekaya ndị ozi ozugbo , sị:
Ge a ekwa seo, a roma baromiwa le semeetseng go Hesekia, a re:
1.204205
39 Jisus we si, Ọ bu ikpé ka Mu onwem ji bia n'uwa nka, ka ndi nāhughi uzọ we hu; ka ndi huru uzọ we ghọ kwa ndi-ìsì.
39 Jesu a re: Nna se ke se tletšego mo lefaseng ke kahlolo, gore ba ba sa bonego ba bone; mme ba ba bonago e be difofu.
1.204058
Ya mere , kọọrọnụ m nrọ ahụ , kọọkwaranụ m isi ya .
Ka gona mpotšeng toro le tlhathollo ya yona."
1.203644
ụdị anụ niile ndị nwere ụkwụ anọ na ihe na- akpụ akpụ nke ụwa na anụ ufe nke eluigwe nọ n' ime ya .
12. ka go sona go be go na le mehuta ka moka ya diphoofolo tša maoto a mane le digagabi tša lefase le dinonyana tša legodimo.
1.203622
ỤBỤRỤ ole ka i nwere?
O NA le mabjoko a makae?
1.203571
." . ., mgbe ahụ ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n'ugwu.
"Ke moka bao ba tlago be ba le nageng ya Judea ba tšhabele dithabeng.
1.203566
Mmụta Ọ̀ Bụ Azịza Ya?
Na Thuto ke Karabo?
1.20349
N'ihi okwukwe gị azọpụtawo gị. "
Tumelo ya gago e go fodišitše."
1.203356
7 ọzọ, ọ na -ahọpụta otu ụbọchị, "Taa, "Na -ekwu site n'ọnụ Devid ogologo oge ka nke ahụ gasịrị, n'okwu ndị e hotara,Taa, ọ bụrụ na ị nụrụ olu ya, unu emela ka obi -unu di ike. "
A buša a bea letšatši le lengwe la go thwe: "Lehono"; ke mola a bolela ka Dafida ge go fetile lebaka le letelele, a tla a re: Lehono ge le ekwa lentšu la gagwe, le se ke la retela dipelo.
1.203316
18 n'ihi na okwu obe bụ nzuzu nye ndị na -ala n'iyi, ma nye anyị bụ ndị a na -azọpụta, ọ bụ ike nke Chineke.
Gobane thuto ya sefapano ba bohlale ba re ke bošilo; rena baphološwa re hwetša e le maatla a Modimo.
1.203274
Ọ bụ ezie na ọ bụ nwa nwoke, ọ mụtara nrubeisi site na ahụhụ ọ tara.
Gaešita le ge e be e le Morwa, o ithutile go kwa dilong tšeo a tlaišegilego ka tšona;
1.203271
21 N'ihi na site n'ọgbọ ochie Moses nwere ndị na -ekwusa ya n'obodo niile, n'ihi na a na -agụ ya kwa ụbọchị izu ike n'ụlọ nzukọ. "
21Gobane tše Moshe a di boletšego di begilwe metseng yohle go tloga kgale, le melao ya gagwe e balwa ka disinagogeng tšatši le lengwe le le lengwe la Sabatha."
1.202891
Ka onye ọzọ narakwa ọrụ ya.'
" 'Modiro wa gagwe a o tšewe ke yo mongwe.'
1.202722
Gịnị ka ndị mmụọ ozi mere n'oge ochie?
Barongwa ba be ba dira eng mehleng ya kgale?
1.202699
Ihe a na-eme Anna na Julia na-emekwa ọtụtụ ndị ọzọ.
Tsela yeo Anna le Julia ba ikwago ka yona e tlwaelegile.
1.202478
Fero wee gwa Josef , sị: " Sị ụmụnne gị , ' Meenụ ihe a: Jirinụ ịnyịnya ibu unu buru ihe gaa n' ala Kenan ,
Ke moka Farao a bolela le Josefa a re: "Botša bana beno o re: 'Dirang se: Rwešang dipokolo tša lena merwalo gomme le yeng nageng ya Kanana,
1.202141
9 N'ihi na nke a bụ okwu ekwere: "N'oge a ka m ga-abịa, Sera ga-amụ nwa nwoke."
Gobane kholofetšo ya Modimo e rile: "Išago ka tšona nako tše ke tla boa mme Sara o tla be a belege morwa."
1.202077
Chineke , lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa !
Modimo, mohau wa hao ke wa bohlokwa hakaakang!
1.20201
16 N'ihi na m ga-egosi ya ọtụtụ ahụhụ ọ ga-ata ahụhụ n'ihi aha m. "
16Gomme nna mong ke tla mmontšha tšohle tše a swanetšego go tlaišwa ka tšona ka lebaka la ka."
1.201757
[2] Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),[3] ka ihe we nāgara gi nke-ọma, ka i we di kwa ogologo ndu n'elu uwa.
Kwang batswadi ba lena Moreneng, gobane ke gona go loka.[2] Godiša tatago le mmago, ke wona molao wa pele o nago le kholofedišo ya go re:[3] O tle o be le mahlatse, o phele galelele lefaseng.
1.201514
Ka onyenwe m nwee mmasị n' ebe anyị nọ , anyị ga- aghọkwara Fero ndị ohu .
A ko fele o re lebelele ka botho; mme re tlo ba bahlanka ba Farao.
1.20127
Otú a kwa , unu onwe unu , mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a na- eme , maranụ na alaeze Chineke dị nso .
Dirang bjalo le tabeng ye; ge le bona dilo tšeo di direga, le tsebe gore mmušo wa Modimo o batametše.
1.201173
Udo dịkwara ụwa, ebube dịkwara igwe,.
lefaseng go be le khutso, in the world (on Earth) be peace,
1.201033
I nwere okwu nke ndụ ebighị ebi.
Wena o na le mantšu a bophelo bjo bo sa felego;
1.200941
Ehee , ka m gaa hụ ya tupu mụ anwụọ !
Ke tlo ya ke mmone ke sešo ka hwa.
1.200766
Ọ bụ anyị nwe ya; e nyewo anyị ala a ka ọ bụrụ nke anyị ';
Naga ye ke ya rena; re e neilwe gore e be ya rena';
1.200748
"Lezienụ anya ka unu ghara ileda otu nꞌime ụmụntakịrị a anya.
"Le hlokomele gore le se nyatše yo mongwe wa ba bannyane ba.
1.200694
N' ụbọchị nke asatọ , ị ga- enye m ya .
Ka letšatši la seswai o nnee lona.
1.200326
Hananaya onye amụma wee nwụọ n' afọ ahụ , n' ọnwa nke asaa .
Ka gona moporofeta Hanania a hwa ngwageng wona woo, kgweding ya bošupa.
1.200296
Biko, ọ bụrụ na o mejọrọ gị nꞌụzọ ọ bụla, ọ bụrụkwa na ọ dị ihe ọ bụla o zuru, gụọ ya dị ka ụgwọ m ji gị.
18Ge eba a go fošeditše goba a jele molato go wena, lefiša nna.
1.200286
A sị na Adam rubeere Chineke isi, ọ gaara adị ndụ ebighị na paradaịs.
Ge nkabe Adama a kgethile go kwa Modimo, nkabe a ile a phela ka mo go sa felego Paradeiseng.
1.20025
Ònye ka ị bụ , gị oké ugwu ?
Wena thaba e kgolo, o selo mang?
1.200174
Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ." 23 Ma ọ zaghị nwaanyị ahụ ihe ọ bụla.
Morwedi wa ka o tlaišwa o šoro ke batemona." 23 Eupša a se ke a ntšha lentšu go mo araba.
1.200139
Ejila echi anya isi , n' ihi na ị maghị ihe chi ga- abọta .
O se kgantšhe tša gosasa, gobane ga o tsebe tše di tlago nalo.