score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Pedi
stringlengths
10
500
1.200126
N'ime ụmụ abụọ ndị a olee nke mere uche nke nna ya?
"Ke ofe ho bao ba babedi ya entseng thato ya ntatae?"
1.199535
Oleezi otú ọ na -asị, 'Esi m n'eluigwe bịa'? "
Bjale go tla bjang gore a bolele gore: 'Ke theogile legodimong'?"
1.199409
nꞌihi na ha agaghị anwụkwa ọzọ, kama ha ga-adị ka ndị mmụọ ozi.
Gobane mohla bahu ba tsoga ba ka se nyale, ba ka se nyalwe - ba tla swana le barongwa ba legodimong.
1.199369
Ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n'uju.
"Bahlaolwa ba [Modimo] ba tla thabela modiro wa diatla tša bona ka botlalo.
1.199349
Mgbe ụbọchị Pentikọst bịarutere, ha niile gbakọtara n'otu ebe.
Ge letšatši la Pentekoste le fihlile, ba be ba le mmogo ka moka ba le pelotee.
1.199179
(Abụ Ọma 34:7) Gịnị mere o ji dị mkpa ka e chebe anyị?
(Psalme 34:7) Ke ka baka la'ng re hloka go šireletšwa?
1.19899
Onye ezinụlọ nile dị nꞌụwa a na nke dị nꞌeluigwe na-esite nꞌaka ya enwe aha.
yena Mohlodi wa legodimo le lefase,
1.198965
Ka oge na- aga , ọ mụụrụ Jekọb ndị a; ha niile dị mkpụrụ obi asaa .
Ke bona bao ba a ba belegetšego Jakobo; ka moka ke batho ba ba šupago.
1.198959
E wee nụ akụkọ ahụ n' ụlọ Fero , sị: " Ụmụnne Josef abịawo !
Ntlong ya Farao gwa kwala ditaba tše di rego: "Bana babo Josefa ba tlile!"
1.198955
Kama nke ahụ, ọ pụrụ ibufe nanị mmehie na ọnwụ.
Go e na le moo, o be a ka kgona go fetišetša feela sebe le lehu.
1.198871
Ị̀ ga-enyefe ha n'aka m?"
A o tla ba gafela diatleng tša ka?"
1.198865
Anyị onwe anyị anụwo ya site n'egbugbere ọnụ ya. "
Gobane rena ka noši re kwele go tšwa molomong wa gagwe."
1.198845
Ndị mmadụ chịrị m ọchị n'ihi na agbaghị m lọtrị n'izu ahụ.
Batho ba ile ba nkwera ka ge ke se ka bapala lotto bekeng yeo.
1.198821
21Ọ ga-amụkwa nwa nwoke, onye ị ga-akpọ aha ya Jisọs,#1:21 Jisọs nke a bụ otu ndị Griik si akpọ Joshua nke pụtara Onyenwe anyị na-azọpụta. nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha."
Yena o tla belega morwa gomme leina la gagwe o mmitše Jesu, gobane o tla phološa batho ba gabo dibeng tša bona."
1.198792
Ma m ga- anọ n' Efesọs ruo n' ememme Pentikọst;
Motseng wa Efeso ke tla dula go fihlela letšatši la Pentekoste.
1.198624
2:19 ị na-obi ike n'ime onwe gị na ị bụ onye na-edu onye-ìsì, a ìhè nye ndị nọ n'ọchịchịrị,
Wena iphuthe o tšheletše mehlala ya leswiswi,
1.198594
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
Moporofeta yo a tšwago Juda o ile a palelwa ke go dira eng, gona mafelelo e bile afe?
1.19857
"Ọ bụrụ na ndị mmadụ esogbuo unu nꞌotu obodo gbaranụ ọsọ gaa nꞌobodo ọzọ.
E re ge ba le tlaiša motseng o mongwe, le tšhabele go o mongwe.
1.198333
N' ezie , ana m asị unu , Ọ ga- adịrị ala Sọdọm na Gọmọra mfe n' Ụbọchị Ikpe karịa obodo ahụ .
Ruri, ke le botša gore ka Letšatši la Kahlolo Modimo o tla otla batho ba motse woo gagolo go feta ba Sodoma le ba Gomora!"
1.19826
Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n'iwu nke ka ndị a ukwuu. "
Ga go na molao wo mongwe wo o fetago yeo."
1.198218
Ọ sịrị: "Nna, ọ bụrụ na ị chọọ, wepụ iko a n'ebe m nọ.
a re: "Tate, ge e ba o rata, tloša senwelo se go nna.
1.198158
kama amaara m nke ọma na unu enweghị ịhụnanya Chineke n' ime onwe unu .
Fela se ke se lemogilego, ke ge mo go lena go se na lerato la Modimo.
1.198146
Ebiliwo m n' isi ụtụtụ , ka m wee tie mkpu enyemaka .
Ke tsogile ka mahube gore ke llele thušo.
1.197777
Onye ọ bụla kwa nke na-eburughị obe ya soro m enweghị ike ịbụ onye na-eso ụzọ m.
Yo a sego a ikemisetša go tlaišwa bjalo ka nna mme a ntatela, a ka se kgone go ba morutiwa wa ka.
1.197606
Mmadụ ole ga-enwe ihe ùgwù ahụ?
Ke ba bakae bao ba tlago go ba le tokelo yeo?
1.197605
24 Onye na -akpọ gị kwesịrị ntụkwasị obi; ọ ga -eme ya.
24Yo a le bitšago o a botega, ka gona o tla di kgona.
1.197561
Ọ́ bụghị gị na ezinụlọ nna gị dum ?
Na ga se tša gago le tša ntlo ka moka ya tatago?"
1.197549
Mmụọ ozi m ga- ebutere gị ụzọ , ọ bụkwa n' ụbọchị m ga- enye ntaramahụhụ ka m ga- enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha .
O tsebe gore Morongwa wa ka o tlo go etapele; fela, sebe se sa bona ke tlo se lefetša ka tšatši le ke tlogo lefetša ka lona.
1.197541
Ọtụtụ ndị chere na Chineke kwadoro ịlụ agha.
Batho ba bantši ba nagana gore Modimo o dumelela dintwa.
1.197058
Jisus si ya, I kwuru nke-ọma, si, Enweghi m di: 18 n'ihi na i nwewo di ise; ma onye i nwere ub͕u a abughi di-gi: nka ka i kwuworo n'ezie.
Jesu a re: "O a rereša ge o re ga o na monna, 18gobane banna ba o bilego le bona ke ba bahlano, gomme yo o dulago naye gonabjale yena ga se monna wa gago.
1.197054
N' ihi na ọbụna osisi nwere olileanya .
Gobane go na le kholofelo gaešita le ka sehlare.
1.19676
Unu ahuwo na anēsite n'ọlu gu madu n'onye ezi omume, adighi-esite kwa nání n'okwukwe.
Ke mo le bonago gore motho o lokafala ka mediro, e sego ka tumelo e nnoši.
1.196715
Ọ na-asị: 'Anyanwụ, kwụrụ otu ebe!
L'homme a dit: Moi.
1.196681
19 Ya mereka ndị na -ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na -enyefe mkpụrụ obi ha n'aka Onye Okike kwesịrị ntụkwasị obi ka ha na -eme ihe ọma.
19Ka gona, ba ba hlokofatšwago ka gobane e le thato ya Modimo, a ba ikgafele ka mediro ya bona ye mebotse go Mohlodi wa bona yo a botegago.
1.196622
Ì nwewo obi ịda mbà n' ụbọchị ahụhụ ?
Na o ipontšhitše o nyamile letšatšing la tlalelo?
1.19661
Mba niile ga- eji ìhè ya na- eje ije , ndị eze nke ụwa ga- ewebatakwa ebube ha n' ime ya .
Batho ba ditšhaba tša lefase ba tla phela seetšeng sa wona, le magoši a lefase a tla tliša mahumo a ona go wona.
1.196533
Ọ bụrụkwa na onye ìsì eduo onye ìsì, ha abụọ ga-adaba n'olulu.
Ke dihlahladifofu tše di foufetšego, gomme ge sefofu se hlahla se sengwe, bobedi bja bona ba tla wela ka moleteng."
1.196189
2 O rue, n'ubọchi nke-asa, na Chineke gasiri ka ọ luzusiri ọlu-Ya nke O luzuru; 3 Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ, n'ihi na ọ bụ n'elu ya ka ọ nọ na-ezu ike n'ọrụ ya niile Chineke kere iji rụọ ọrụ.
Mme tšatši la go šupa Modimo o le šegofaditše a le dira le lekgethwa, ka gobane ka lona o khutšitše a feditše modiro wa gagwe ka moka wa tlholo wo a o dirilego.
1.19615
18 Onye na -ekwu okwu n'onwe ya na -achọ otuto nke ya; mana onye na -achọ otuto nke onye zitere ya bụ eziokwu, na ọ dịghị okwu ụgha dị n'ime ya.
Yo a bolelago tša gagwe o inyakela letago la gagwe; eupša yo a nyakago letago la yo a mo romilego, yena yo ke wa therešo gomme ga go na go se loke go yena.
1.196052
Emela ka m daa ogbenye , enyekwala m akụnụba .
o se ke wa ntiitša goba wa nkhumiša.
1.19603
Biko, chọọ ohu gị, n'ihi na echefughị m ihe i nyere n'iwu.
Hle ntsome nna mohlanka wa gago, Gobane ga se ka lebala ditaelo tša gago.
1.195851
E nwere ike iji ige egwú tụnyere iri nri.
Go theetša mmino go ka swantšhwa le go ja dijo.
1.195607
6 Ma bilie, banye n'ime obodo, a ga -agwa gị ihe ị ga -eme. "
6Bjale ge, emelela o ye ka mola motseng moo o tlago botšwa se o swanetšego go se dira."
1.195523
Ee , anyị nụrụ mgbe e si n' eluigwe kwuo okwu a mgbe anyị na ya nọ n' ugwu nsọ ahụ .
Lentswe lena ra na ra le utlwa le etswa lehodimong, re ena le yena thabeng e halalelang.
1.195433
18 'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
"Moahlodi wa Lefase ka Moka" o Dula a Dira se se Lokilego
1.195199
Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n' Ijipt ?
Go kaone ge re boela Egipita.
1.195132
N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi;
Motho yo mobjalo, wa pelo tše pedi, wa go hloka mahlakantšho go tšohle tše a di dirago, a se ke a gopola gore Morena a ka mo fa selo.
1.194959
Otu a ka ha si kpee ekpere ahụ: "Onyenwe anyị, ị maara obi mmadụ nile.
Ba rapela ba re: Wena Morena o tsebago dipelo tša bohle!
1.194825
Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
Le dikgaetšedi tša gagwe a ga di mo go rena?
1.194764
M ga- achụpụ ha n' ụlọ m n' ihi ajọ omume ha .
Gomme ka lebaka la tše mpe tše ba di dirilego, ke tla ba raka mo nageng ya ka.
1.194703
ana m ezisara unu ozi ọma banyere oké ọṅụ nke ndị niile ga- enwe ,
Bonang, ke le botša taba e botse ya thabo e kgolo, e tlo go ba ya setšaba ka moka.
1.194667
Ọ bụrụkwa na o mere gị ihe ọjọọ ọ bụla ma ọ bụ jiri gị ụgwọ ọ bụla , gụọrọ m ya n' ihe m ga- akwụ .
18Ge eba a go fošeditše goba a jele molato go wena, lefiša nna.
1.194579
Ọ kpọọ otu n'ime ndị ohu ma jụọ ihe na-aga.
Ke ge a bitša yo mongwe wa bahlanka a mmotšiša a re: 'Go diregang?'
1.194504
(Mkpughe 22:1-3) A ga-eme ka ụwa ghọọ paradaịs.
(Kutollo 22:1-3) Lefase le tla fetošwa gore e be paradeise.
1.194382
10 Gi onwe-gi kwa, gini mere i ji ekpe nwa-nna-gi ikpe?
10Jwale wena o ahlolelang ngwaneno?
1.194283
15:21 n'ihi na Moses, site n'oge ochie, nwere nke ọ bụla n'obodo ndị na-ekwusa ya n'ụlọ nzukọ, ebe ọ na-agụ na bụla Sabbath.
21Gobane tše Moshe a di boletšego di begilwe metseng yohle go tloga kgale, le melao ya gagwe e balwa ka disinagogeng tšatši le lengwe le le lengwe la Sabatha."
1.194113
Unu bụ nne na nna, unu emela ihe ga-ebutere ụmụ unu iwe, ka ha ghara inwe obi ụfụ nꞌebe unu nọ.
Lena botatagobana, le se tshwenye bana ba lena, gore ba se nolege moko.
1.194086
Oleekwa otú ha si enyere anyị aka n'oge a? - Gụọ ihe nke 8 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a.
Le gona na ba ka re thuša lehono? - Bala Tlhaloso 8.
1.19385
Fero gwakwara Josef , sị: " Lee , m na- eme gị onyeisi ala Ijipt dum .
41Farao a bolela le Josefa a re: Lebela, ke go beile molaki wa naga ka moka ya Egipita.
1.193769
36 "Onye Ozizi, olee nke bụ nnukwu ihe e nyere n'iwu n'ime iwu ahụ?"
36Moruti, taelo e kgolo ya molao ke efe na?
1.19346
Ma unu achọghị ịbịakwute m ka unu wee nwee ndụ .
Gomme ga le rate go tla go nna la ba le bophelo bjo bo sa felego.
1.193338
" Owuwe ihe ubi agabigawo , oge okpomọkụ agaferewo; ma a zọpụtabeghị anyị !
"Puno e fetile gomme selemo se fedile; eupša ge e le rena ga se ra phološwa!"
1.193151
Ghọọ ogwe aka anyị kwa ụtụtụ , ee , ghọọ nzọpụta anyị n' oge nsogbu .
Eba letsogo la rena mesong e mengwe le e mengwe, ee, eba phološo ya rena nakong ya tlalelo.
1.193144
Ma kpenu ekpere ka ọ ghara idi na mb͕e oyi.
Dulang le rapela gore tšeo di se ke tša direga marega,
1.193087
Ma nwanyi ahu i huru bu obodo uku ahu, nke nwere ala-eze nāchi ndi-eze uwa.
Mosadi yo o mmonego o swantšhetša motse o mogolo woo o nago le mmušo o bušago dikgoši tša lefase."
1.193006
Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ. "
i Leza wa bomi, ke wa bafwepo,
1.192961
Onye ọ bụla ga-ebu ibu nke ya. - Gal.
Yo mongwe le yo mongwe o tla rwala morwalo wa gagwe. - Bagal.
1.1929
Gịnị bụ aha Chineke, n'ihi gịnịkwa ka anyị ji kwesị iji ya na-eme ihe?
Leina la Modimo ke mang, gomme ke ka baka la'ng re swanetše go le diriša?
1.192861
Ọ bụ okwu m kwuru ga- ekpe ya ikpe n' ụbọchị ikpeazụ;
Lentšu le ke le boletšego ke lona le tlago go mo ahlola ka letšatši la mafelelo;
1.192776
M na-akpọpụtara unu ya n'èzí ka unu wee mara na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.
Ke mo tliša go lena mo ntle, e le gore le tsebe gore ga ke mmone molato."
1.192742
Nweghị ike ijere nna ukwu abụọ ozi.
O se šomele marena a mabedi.
1.192645
(Jọn 3:36) Gịnị ka mmadụ inwe okwukwe pụtara?
(Johane 3:36) Go bolela'ng go bontšha tumelo?
1.192494
Anyị maara na ihe niile na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ndị hụrụ Chineke n'anya, maka ndị a kpọrọ dị ka nzube ya si dị.
Re tseba gore mo go ba ba ratago Modimo dilo tšohle di diriša go ba iša go tše botse, ba e lego babidiwa ka morero.
1.19238
Onye tiri nna ya na nne ya ihe , a ghaghị igbu ya .
"Ka gona, yo a rogakago tatagwe goba mmagwe a bolawe; ke yena mong yo a ipolailego.
1.192324
Jisus Kraist di otù aka ahu nnyahu na ta, ma rukwa mb͕e nile ebighi-ebi.
Jesu Kriste ke yo a swanago maabane le lehono le ka mo go sa felego.
1.192272
Ma Jisọs atụkwasịghị ha obi nke iwere onwe ya nye ha, nꞌihi na ọ maara ihe mmadụ nile bụ.
Eupša yena a se ikanye bona ka gobane o be a ba tseba bohle
1.192021
" Ị chịchaa , alaeze ọzọ nke na- aharughị ka nke gị ga- amalite ịchị; a ga- enwekwa alaeze ọzọ , bụ́ nke atọ , nke ọla kọpa , nke ga- achị ụwa dum .
"Ka morago ga gago go tla tsoga mmušo o mongwe wa maemo a tlase ge o bapišwa le wa gago; ke moka gwa tsoga mmušo o mongwe gape wa boraro wa koporo, wo o tlago go buša lefase ka moka.
1.191904
anyịnwa bụkwa ndị nke ya, igwe atụrụ ọ na-azụ.
Re batho ba gagwe le dinku tša mafulo a gagwe.
1.191831
Akụrụ m mkpụrụ , Apọlọs gbara ya mmiri , ma ọ bụ Chineke na- eme ka o too;
Nna ke bjetše peu, Apolose a e nošetša; eupša wa go e mediša e bile Modimo.
1.191697
52 N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi?
52Kgane ke ofe moprofeta yo borakgolokhukhu ba lena ba sego ba ka ba mo hlomara?
1.191648
▪ Olee abụ ọma ndị gosiri otú Chineke si enyere ndị hụrụ ya n ' anya aka ma na-akasi ha obi?
Ke psalme efe yeo e bontšhago kamoo Modimo a thušago le go homotša bao ba mo ratago?
1.191451
Mba dị iche iche na ìgwè mba dị iche iche ga- esikwa na gị pụta , ndị eze ga- esikwa n' úkwù gị pụta .
Go wena go tlo tšwa setšhaba le bontši bja ditšhaba; le dikgoši di tlo tšwa go wena.
1.191362
Ọ kpaghịkwa ókè ọ bụla ma ọlị n' etiti anyị na ha , kama o mere ka obi ha dị ọcha site n' okwukwe .
Ga se a ka a bontšha kgethollo mo go rena le go bona; o ba hlwekišitše dipelo ka ge ba dumetše.
1.191316
Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ , unu kwesịrị ịnwụ , n' ihi na unu echeghị onyenwe unu nche , bụ́ onye Jehova tere mmanụ .
Ke ena ka Morena yo a phelago gore ka moka ga lena le swanetše go bolawa, ka gobane ga se la šireletša mong wa lena, motlotšwa wa Morena.
1.191268
Ọ ga-edurukwa ha jee nꞌisi mmiri nke ndụ ahụ.
gomme e tla ba iša methopong ya meetse a bophelo,
1.191228
Ọ na-ekwu banyere Jehova, sị: "N'eziokwu, ọ nọghị n'ebe dị anya n'ebe onye ọ bụla n'ime anyị nọ."
E bolela ka Jehofa ge e re: 'Ruri ga a kgole le yo mongwe le yo mongwe wa rena.'
1.19122
Ha we kpe ekpere, si, Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, Onye mara obi madu nile, gosi ayi onye ahu I rọputara nime madu abua ndia,
Ke moka ba rapela ba re: "Morena, wena o tsebago dipelo tša bohle, re bontšhe yo o mo kgethilego mo go ba babedi ba,
1.191183
Olee otú ọtụtụ nde mmadụ sidị ghọọ ndị mmehie?
Go ba gona, go tlile bjang gore batho bao ba balelwago go dimilione e be badira-dibe?
1.191108
Unu ndị bụ́ nna, unu adịla na-akpasu ụmụ unu iwe, ka ha wee ghara ịda mbà n'obi.
Lena botatagobana, le se tshwenye bana ba lena, gore ba se nolege moko.
1.191008
Ọ nọ n'ala ịkpa,' unu agala; 'Lee!
O lešokeng,' le se ke la tšwela gona; ba re: 'Bonang!
1.19079
Naanị lepụ anya gị - ị ga-ahụ ya.
Nkiše seatla fela o tla bona.
1.190772
"Ka Chineke bụrụ onye eziokwu, ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha."
Let God be God and EVERY man be a liar.
1.190765
Otú a ka ọ gādi-kwa-ra ajọ ọb͕ọ a.
Moloko o mobe wo o tlo tlelwa ke tše bjalo.
1.19067
kama ọ nọ na- ezi ihe , sị: " Ọ̀ bụ na e deghị , sị , ' A ga- akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị mba niile ' ?
mme a re go bona: "Mangwalo a Makgethwa a re: 'Ngwako wa ka o tla bitšwa ngwako wa thapelo.'
1.190656
E wee malite ide akwụkwọ ncheta n' ihu ya maka ndị na- atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na- echebara aha ya echiche .
Gwa ngwalwa ka pukung mo pele ga gagwe maina a bao ba bego ba mmoifa gape ba mo hlompha.
1.190652
11 Ka ọ dịgodị, olee mmetụta Chineke na-enwe banyere ihe ndị na-eme n'ụwa nakwa ná ndụ gị?
11 Lebakeng le, Modimo o ikwa bjang ka seo se diregago mo lefaseng gaešita le bophelong bja gago?
1.190621
nāriọ aririọ mb͕e nile n'ekperem nile, ọ buru na, ma eleghi anya, ub͕u a n'oge a ezi uzọ gādirim ibiakute unu, n'ihe Chineke nāchọ.
ge ke fela ke kgopela merapelong ya ka, gore ge Modimo a rata, ke be ke bulelwe tsela ya go tla go lena.
1.190598
Aga m asị ọzọ, na-a rejoiceụrị ọ !ụ!
Ke a boeletša, ke re thabang!
1.190583
Ụbọchị Ikpe - Gịnị Ka Ọ Bụ?
Letšatši la Kahlolo - Ke Eng?
1.190567
(Ndị Filipaị 2:4) Olee otú i nwere ike isi eme ya?
(Bafilipi 2:4) O ka dira seo bjang?