score
float32 1.04
1.25
⌀ | Igbo
stringlengths 1
515
⌀ | Xhosa
stringlengths 9
500
⌀ |
|---|---|---|
1.209372
|
Eluigwe na-agwa gị okwu.
|
Izulu liyathetha kuwe.
|
1.209191
|
mb͕e ahu ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu, ayi na ha ka agēwelikọ n'igwe-oji, izute Onye-nwe-ayi nime mbara-elu-igwe: otú a ka ayi na Onye-nwe-ayi gānọ kwa mb͕e nile.
|
Emva koko thina esiphilayo, esisele, siya kubanjwa kunye nabo emafini ukudibana neNkosi emoyeni, kwaye ngoko siya kuhlala kunye neNkosi.
|
1.209187
|
9:24 N'ihi ya, ọ bụ na ndị nke anyị bụ onye ọ na-akpọ, ọ bụghị naanị site n'etiti ndị Juu, ma ọbụna site n'etiti ndị mba ọzọ,
|
Síthí ke abo uThixo wababizayo, singemaJuda kuphela, sikwakunye nabezinye iintlanga ngokunjalo.
|
1.208754
|
13:18 O wee sị: "Iji Gịnị bụ Alaeze Chineke yiri, na ihe ọnụ ọgụgụ ka m ga-ya tụnyere?
|
13:18 Waza ke yena wathi:: "Nantoni na ubukumkani bukaThixo efanayo, kwaye Ndiya kubufanisa nantoni nani na?
|
1.208724
|
Jon: Echere m na ọ bụ Chineke.
|
Jon: Ndicing' ukuba nguThixo.
|
1.208647
|
Jesus bụ crazy banyere gị !!
|
UYesu crazy malunga nawe !!
|
1.208308
|
Nifaị wee hụ n'ọ́hụ̀ ala e kwere na nkwa; ezi-omume ahụ, ajọọ-omume, na ọdịda nke ndị bi n'ime ya; ọbịbịa nke Nwa-atụrụ nke Chineke n'etiti ha; otu ndị Na-eso Ụzọ Iri na Abụọ na Ndị-ozi Iri na Abụọ ga-esị kpee Israel ikpe; na ọnọdụ enweghị mmasị na iru-inyi nke ndị na-ala azụ site n'ekweghị ekwe.
|
UNifayi ubona kumbono ilizwe lesithembiso; ubulungisa, ubugwenxa, kwaye nentshabalalo yabemi balo, ukuza kweMvana kaThixo phakathi kwabo; uhlobo abaFundi abaLishumi elinaMbini naBapostile abaLishumi elineSibini abaya kumgweba ngalo uSirayeli; nemo yokucekiseka nobunyhuku-nyhuku babo bathi baya buphelela ekungakholweni.
|
1.20795
|
Chineke wee gwa Noa ọzọ , sị: " Nke a bụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ a m na- eme ka ọ dịrị n' etiti mụ na anụ ahụ́ niile nọ n' elu ụwa .
|
Wathi uThixo kuNowa, Nguwo lowo umqondiso womnqophiso endiwumisileyo phakathi kwam nayo yonke inyama esehlabathini.
|
1.207525
|
The 64,000 ajụjụ na-aghọ ...
|
The 64,000 umbuzo uba ...
|
1.206815
|
Ị mgbe chere banyere Luxembourg?
|
Ukhe wacinga Luxembourg?
|
1.206561
|
8 O mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma;
|
8 Ukuxelele, mntundini olungileyo;
|
1.206364
|
Ọ ga-egosikwa Ya ọrụ ndị ka ukwuu karịa ndị a, ka o wee ju unu anya.
|
Kwaye uya kumbonisa imisebenzi emikhulu kunale, kakhulu kangangokuba uya kumangaliswa.
|
1.206329
|
Okporo ụzọ ga- adị n' ebe ahụ , ee , ụzọ ga- adị; a ga na- akpọ ya Ụzọ nke Ịdị Nsọ .
|
Kuya kuba khona umendo omkhulu; kuya kuthiwa yiNdlela yoBungcwele .
|
1.206242
|
Lee, oge awa ahụ dị nso, a ga -ararakwa Nwa nke mmadụ nye n'aka ndị mmehie.
|
Yabonani, lisondele ilixa lokuba uNyana woMntu anikelwe ezandleni zaboni.
|
1.205953
|
nke unu onwe-unu jeghariri nime ha n'oge gara aga, mb͕e unu nādi ndu nime ihe ndia.
|
enanifudula nihamba phakathi kwazo nani, okuya nibe nisidla ubomi nikuzo.
|
1.20586
|
" (Matiu 26:41) N'ihi ya, anyị ga na-emehie ihe.
|
(Mateyu 26:41) Siza kuzenza iimpazamo.
|
1.205729
|
ka m wee mezuo iyi m ṅụụrụ nna nna unu hà , inye ha ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na- eru na ya , dị ka ọ dị taa .
|
ukuze ndisimise isifungo endasifungela ooyihlo, ukuba ndibanike ilizwe elibaleka amasi nobusi, njengoko kunjalo namhla.
|
1.205634
|
Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n' elu ya , ruo taa .
|
Baza babeka amatye amakhulu emlonyeni womqolomba - de kube namhla.
|
1.205375
|
N'ime ya a na -ewukọkwa unu ọnụ ịbụ ebe obibi Chineke site na Mmụọ.
|
Kuye nani ngokwenu nakhelwa ndawonye ukuba nibe yindawo yokuhlala kaThixo ngoMoya.
|
1.204514
|
Mgbe ọ sachara onwe ya maka mmehie, ọ nọdụrụ ala n'aka nri nke ịdị elu nke ịdị elu, 4 ebe ọ karịrị ndị mmụọ ozi karịa aha o ketara dị mma karịa nke ha.
|
Emva kokucoca izono, wahlala phantsi ngasekunene kobuKhulu phezulu, 4 ethe waba ngonamandla ngaphezu kwezithunywa zezulu, ngangoko azuze ilifa legama eligqithiseleyo kunelazo.
|
1.204448
|
Gị onwe gị emewo agadi , ma ụmụ gị adịghị eje ije n' ụzọ i jere .
|
Wena umdala, kodwa oonyana bakho abahambanga ngeendlela zakho.
|
1.204391
|
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
|
43 Ukholose ngoThixo; makamhlangule+ ngoku ukuba uyamfuna, kuba wathi, 'NdinguNyana kaThixo.'"+
|
1.204324
|
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
|
Uvuko lukaYesu lwalahluke njani kolwabantu ababevuswe ngaphambi kwakhe?
|
1.204214
|
Awa ole ka Elon Musk na-ehi ụra?
|
UElon Musk ulala iiyure ezingaphi?
|
1.204028
|
Ugboro ole ka ị nụrụ na ...
|
Zingaphi izihlandlo ozivileyo ukuba ...
|
1.203996
|
Ọrụ ha na-eme n'ọchịchịrị, na otú ha na-ekwu: "Ònye na-ahụ anyị?"Na" Ònye maara anyị?"
|
Imisebenzi yabo yenziwe ebumnyameni, kwaye ke bathi: "Ngubani osibonayo?"Kwaye" Ngubani owaziyo thina?"
|
1.203985
|
"Nna, gbaghara ha n'ihi na ha amaghị ihe ha na - eme."
|
"Bawo, baxolele kuba abayazi into abayenzayo."
|
1.20387
|
(Ọrụ 24:15) Ànyị ga-ahụ ibe anyị n'anya ma na-agbaghara ibe anyị mgbe ahụ?
|
(IZenzo 24:15) Ngaba siza kuthandana size sixolelane ke?
|
1.203752
|
Na e nweghịkwa onye nzọpụta na e wezụga m.
|
Kwaye akukho namnye umsindisi ngaphandle kwam.
|
1.203635
|
Zụta eziokwu , erekwala ya; zụtakwa amamihe na ịdọ aka ná ntị na nghọta .
|
Thenga inyaniso, ungathengisi ngayo; Nobulumko, noqeqesho, nengqondo.
|
1.203452
|
Ọtụtụ n'ime ndị m mụụrụ ihe bụ ndị Katọlik.
|
Abaninzi kubantu endandifunda nabo babengamaKatolika.
|
1.203399
|
Ya mere , lezienụ anya; agwawo m unu ihe niile tupu oge eruo .
|
Lumkani ke nina; yabonani, ndinixelele izinto zonke ngenxa engaphambili.
|
1.203226
|
"Ị nwere ike dee nke ahụ n'ime izu abụọ na-esote? "
|
"Ngaba ungabhala oko kwiiveki ezimbini ezizayo? "
|
1.203059
|
Ụfọdụ n' ime ndị okenye Izrel wee bịakwute m ma nọrọ ọdụ n' ihu m .
|
Kwafika kum amadoda akumadoda amakhulu akwaSirayeli, ahlala phantsi phambi kwam.
|
1.203002
|
Le, ihe-nketa nke nēsi n'aka Jehova bia ka umu bu: Ugwọ-ọlu Ọ nākwu ka nkpuru nke afọ bu.
|
Uyabona, ilifa likaYehova ngoonyana, Umvuzo sisiqhamo sesizalo.
|
1.202888
|
5:30 Agaghị m enwe ike ime ihe ọ bụla nke onwe m.
|
5:30 Andikwazi ukwenza nantoni na ngokwam.
|
1.202828
|
Jizọs kwupụtara na ihe oriri niile dị ọcha
|
UYesu wathi konke ukutya kuhlambulukile
|
1.202663
|
Ọ na- agbanwekwa oge na mgbe a kara aka , na- ewepụ ndị eze , na- emekwa ka ndị eze malite ịchị , na- enye ndị maara ihe amamihe , na- enyekwa ndị nwere nghọta ihe ọmụma .
|
Yena uyawaguqula ke amaxesha neminyaka; uguzula ookumkani,amise ookumkani; unika ubulumko kwizilumko, unika ukwazi kwabakwaziyo ukuqonda.
|
1.202648
|
Chineke wee gwa Izrel okwu n' ọhụụ abalị wee sị: " Jekọb , Jekọb !
|
Wathetha uThixo kuSirayeli emibonweni yobusuku, wathi, Yakobi, Yakobi!
|
1.202642
|
"Oh, Papa m, Echefuru m niile banyere gị.
|
"Oh, utata, Ndilibele konke ngawe.
|
1.201793
|
"Mbilite n'ọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume kwa gaje ịdị"
|
"Kuza kubakho uvuko lwamalungisa nabangengomalungisa."
|
1.201638
|
N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi?
|
Nguwuphi na kubaprofeti abangazange bamtshutshise ookhokho benu?
|
1.201568
|
Oge awa ahụ eruwo nso ka a rara Nwa nke mmadụ nye n' aka ndị mmehie .
|
Yabona, ilixa lisondele, waye uNyana woMntu enikelwa ezandleni zaboni.
|
1.201524
|
Ọ ga- ewere otu ụzọ n' ụzọ iri nke ìgwè ewu na atụrụ unu , unu onwe unu ga- abụkwa ndị na- ejere ya ozi .
|
isishumi sempahla yenu emfutshane asibize; nina nibe ngabakhonzi bakhe.
|
1.201179
|
N'ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?
|
Kuba bunabudlelane buni na ubulungisa nokuchas' umthetho?
|
1.200559
|
Ya mere, ugboro abụọ, ọ zọpụtara ndụ m na abalị.
|
Ngoko, kabini, wasindisa ubomi bam ngobo busuku.
|
1.200369
|
Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị .
|
Ke bona abantu bam bandilibele imihla engenakubalwa.
|
1.200331
|
N'ime ya a na -ewukọkwa unu ọnụ ịbụ ebe obibi Chineke site na Mmụọ.
|
enithi nani nakhelwe ndawonye kuye, ukuze nibe yindawo yokuhlala kaThixo ngaye uMoya.
|
1.200096
|
Agaghị m adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi! - Motörhead
|
Andiyi kuphila ngonaphakade! -I-Motörhead
|
1.200091
|
Ga-amasị m mara ihe / r / Catholicism na-eche.
|
Ndingathanda ukwazi ukuba yintoni / r / ubuKatolika ucinga.
|
1.199782
|
Chineke na-anụ &-eji ekpere anyị dị ka Ọ na-ahụ ihe kasị mma maka mkpụrụ obi anyị.
|
UThixo uyayiva & usebenzisa umthandazo wethu njengoko ebona okuhle imiphefumlo yethu.
|
1.199566
|
N'ihi na ọ bụrụ na ha daa, onye ahụ ga-akpọlite ibe ya; ma ahuhu diri ya nání ya! na mgbe m dara, na a gaghị enwe onye nke abụọ iburu ya.
|
Kuba xa bathe bawa, omnye unokuphakamisa iqabane lakhe; kodwa yeha ke kuye yedwa! ukuba xa ndiwile, akuyi kubakho wesibini wokuyichola.
|
1.199449
|
Unu jere ije n' ihe ndị ahụ n' oge gara aga , mgbe unu biri ndụ n' ime ha .
|
enanifudula nihamba phakathi kwazo nani, okuya nibe nisidla ubomi nikuzo.
|
1.199398
|
Gwanụ ya ka ọ bịa nyere m aka."
|
Yitsho kuye andincedise."
|
1.199224
|
Ihe nile ka Jehova kpuru n'ihi Onwe-ya: E, ọbuná onye nēmebi iwu nāluru ubọchi ihe ọjọ ọlu.
|
INkosi yenza yonke into ngenjongo yayo, nabangendawo ngenxa yomhla weengxaki.
|
1.199118
|
Anyị nwere ekele maka ya. "
|
Siyabulela kakhulu lo nto."
|
1.199094
|
● (3) Alexa ma ọ bụ ụlọ Google dị;
|
● (3) i-Alexa okanye iKhaya likaGoogle elikhoyo;
|
1.199017
|
Nwoke na nwanyị he kere ha, na he gọziri ha wee kpọọ ha Mmadụ mgbe e kere ha. "
|
Indoda nendoda he wabadala, kwaye he Wabasikelela, wabathiya igama elinguMntu, ekudalweni kwabo.
|
1.198982
|
O wee tụọ ogologo ya , ya adịrị kubit iri anọ; obosara ya dị kubit iri abụọ .
|
Yaza yaqhubeka ilinganisa ubude bawo, baba ziikubhite ezingamashumi amane; ububanzi bona, baba ziikubhite ezingamashumi amabini.
|
1.198771
|
Ọ dịghị ihe ị na-ahụ n'ehihie.
|
Akukho nto uyibonayo emini.
|
1.19866
|
2:28 I mewo ka m mara ụzọ ndụ.
|
2:28 Usazisile kum iindlela zobomi.
|
1.198569
|
ụmụ Jekọb bụ ndị nke ọ họọrọ!
|
Oonyana bakaYakobi, abanyulwa bakhe!
|
1.198162
|
3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
|
3 Thumela ukukhanya kwakho nenyaniso yakho;
|
1.198071
|
Ị nwere ike iziga m $ 1000 site Western Union taa?
|
Ngaba ungandithuma $ 1000 ukuya Western Union namhlanje?
|
1.197713
|
Ya onwe ya lụrụ n'afọ ahụ, gbanwee aha ikpeazụ ya, ma ...
|
Naye watshata ngaloo nyaka, watshintsha igama lakhe lokugqibela, kodwa ...
|
1.197678
|
Ọ sịrị: "Ha niile na-aga n'otu ebe.
|
Ithi: 'Bonke baya ndaweni nye.
|
1.197572
|
N' ihi na ndị Ijipt a unu na- ahụ taa , unu agaghị ahụ ha ọzọ , ee e , ọ dịghị mgbe unu ga- ahụ ha ọzọ .
|
Ke wona la maJiputa niwabonayo namhlanje soze niphinde niwabone kwakhona!
|
1.197572
|
Chọọchị kasị ochie na Russia?
|
Yeyona cawa indala eRashiya?
|
1.197544
|
Gebriel gara n'ihu ịkọwa, sị: 'Nwata ahụ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Chineke Kasị Ihe Niile Elu.
|
UGabriyeli uyaqhubeka ecacisa: 'Yena uya kuba mkhulu, abizwe ngokuthi nguNyana woThixo Osenyangweni.
|
1.197265
|
Rịba ama ihe amaokwu dị na Mkpughe kwuru: "Abụ m onye mbụ na onye ikpeazụ, na Onye dị ndụ, m wee nwụọ, ma, lee!
|
Khawuve ukuba ithini indinyana yesiTyhilelo: "Ndingowokuqala nowokugqibela, ndinguye ophilayo, yaye ndandifile, yaye khangela!
|
1.197104
|
Ma i nwere ike ịjụ, sị, 'Olee otú m ga-esi mara amaokwu Baịbụl ndị m kwesịrị iji nyere mmadụ aka?
|
Mhlawumbi uzibuza oku, 'Ndingenza njani ukuze ndikwazi ukukhumbula izibhalo xa ndifuna ukuzisebenzisa?'
|
1.197055
|
Ha wee biri na ya , ha wee wuoro gị ebe nsọ n' ime ya maka aha gị , wee sị ,
|
Bahlala kulo, bakwakhela kulo indlu engcwele ibe ngeyegama lakho, bethi:
|
1.196837
|
Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di-unu, dika ọ nēkwesi unu nime Onye-nwe-ayi.
|
Bafazi, thobelani amadoda enu njengokufanele eNkosini.
|
1.196834
|
Mgbe ahụ, ọ jụrụ ma ọ bụrụ na ị chọrọ ọzọ azụmahịa.
|
Emva koko yabuza ukuba ufuna enye ntengiselwano.
|
1.196548
|
"Nna nke Elu-igwe, biko nyere anyị aka n'oge mkpa anyị.
|
"Bawo waseZulwini, nceda usincede ngexesha lethu lesidingo.
|
1.196254
|
Anyị ahapụwo ihe niile, soro gị; gịnịkwanụ ka anyị ga-enweta?
|
Ngaba siya kufumana ntoni na ke thina?"
|
1.196148
|
Mozis wee sị ha: " Unu atụla egwu , n' ihi na ọ bụ ile unu ule mere ezi Chineke ji bịa , nakwa ka egwu ya wee dịgide n' ihu unu ka unu wee ghara imehie .
|
UMosis wathi ebantwini: "Sanukoyika, kuba uThixo uyanivavanya nje, khon' ukuze nihlale nimhlonele, ningawexulwa kukona."
|
1.196135
|
Amaghị m ihe ọ bụla gbasara kọmputa.
|
Andazi kwanto malunga neekhompyuter.
|
1.19597
|
15:9 Maka n'efu ka ha na-efe m, -ezi ndị ozizi na iwu nke mmadụ. " '
|
Sindinqulela ilize, kuba sifundisa iimfundiso eziyimiyalelo yabantu."
|
1.19585
|
11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
|
11:27 Kwaye oku kuya kuba ngumnqophiso wam kubo, Xa ndithe ndazisusa izono zabo. "
|
1.19576
|
Mgbe Zekaria huru ya, obi mmapu na ujo jidere ya.
|
Wothuka uZakariya akusibona, wangenwa luloyiko.
|
1.19565
|
1:37 Na-eso ụzọ abụọ nọ na-ege ya na-ekwu okwu.
|
1:37 Baye ke abafundi ababini babephulaphule kuye ethetha.
|
1.195613
|
(Ilu 17:17) Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike inyere ha aka mgbe ọdachi ndị na-emere onwe ha mere.
|
(IMizekeliso 17:17) Ngokomzekelo, sinokubanceda emva kwentlekele yemvelo.
|
1.195527
|
M ga-abụ onye ahịa ogologo oge!
|
Ndiza kuba ngumthengi wexesha elide!
|
1.19552
|
Onye nwere ndidi ka onye mmụọ ya dị mpako mma .
|
Umonde ulunge ngaphezu kwekratshi.
|
1.195198
|
Chineke bụ ìhè, ọchịchịrị ọ bụla adịkwaghị nꞌime ya.
|
UThixo ukukukhanya, kwaye akukho bumnyama kuye nakanye.
|
1.194934
|
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
|
Beningazi na ukuba ndimelwe kukuba sendlwini kaBawo?
|
1.194834
|
16:13 Ọ dịghị ohu na-eje ozi abụọ ndị nwenụ.
|
16:13 Akukho mkhonzi unako ukukhonza nkosi mbini.
|
1.194823
|
Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede , Lọt nọkwa ọdụ n' ọnụ ụzọ ámá Sọdọm .
|
Zafika izithunywa ezo zozibini eSodom ngokuhlwa, uLote ehleli esangweni leSodom.
|
1.194719
|
2021 na na anyị niile nwere ike ịnụ ụtọ ...
|
2021 kwaye sonke singonwabela ...
|
1.194581
|
." . ., mgbe ahụ ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n'ugwu.
|
ngelo xesha mabathi abakwelakwaYuda basabele ezintabeni.
|
1.194521
|
Gịnị ka ndị mmụọ ozi mere n'oge ochie?
|
Zazisenza ntoni iingelosi kudala?
|
1.194354
|
Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu.
|
Kanti akukho namnye kubo oya kuwela emhlabeni ngaphandle kolwazi lukaYihlo.
|
1.19435
|
N'ihi ya, e nwere mmadụ asatọ n'ezinụlọ Noa.
|
Ngoko kwakukho abantu abasibhozo kwintsapho kaNowa.
|
1.194227
|
Ọhụrụ gị enyi: Yeah, mụ onwe m.
|
Umhlobo wakho omtsha: Ewe, nam.
|
1.194225
|
Eji m ịnụ ọkụ n'obi nabata okwukwe ọhụrụ m.
|
Ndasamkela ngovuyo ukholo lwam olutsha.
|
1.193976
|
Diuterọnọmi 32: 6 ..." Ọ bụghị ya bụ nna gị onye kere gị?
|
Duteronomi 32: 6 Asinguye utata wakho owakudalayo?
|
1.193887
|
Onwebeghị onye nụrụ banyere Ahụike na Nchekwa 70 afọ gara aga.
|
Akukho mntu wayevile ngezeMpilo kunye noKhuseleko kwi-70 kwiminyaka eyadlulayo.
|
1.193875
|
Ọ gbatịwokwa aka ya , ònyekwa pụrụ ime ka o weghachi ya ?
|
Kwaye isandla sakhe sandiswa, ngubani ke onokuyithintela?
|
1.193868
|
Ndị okenye abụọ gara leta ya.
|
Abadala ababini bamtyelela.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.