score
float32 1.04
1.25
⌀ | Igbo
stringlengths 1
515
⌀ | Xhosa
stringlengths 9
500
⌀ |
|---|---|---|
1.248971
|
M ga-atụgharị ndị maara ihe azụ, na-eme ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu.
|
Ndiya kukubuyisa umva izilumko, kwaye ulwazi lwabo ekubeni bubudenge.
|
1.248858
|
6 Ma ezi omume nke dabeere n'okwukwe na -ekwu, "Asịla n'obi gị, 'Onye ga -arịgo n'eluigwe?'"
|
Kodwa malunga nokwenziwa ilungisa ngokholo kuthiwa: "Musa ukuthi entliziyweni yakho: Ngubani na oya kunyuka aye ezulwini?"
|
1.248412
|
Naanị otu onye n' etiti unu ga- achụ otu puku mmadụ ọsọ , n' ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na- eburu unu agha , dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa .
|
indoda inye kuni isukele iwaka; ngokuba uYehova uThixo wenu nguye onilwelayo, njengoko wakuthethayo kuni.
|
1.245967
|
""Ị ga-amarakwa eziokwu ahụ, eziokwu ga-eme ka ị gbapụrụ iche.""
|
Naniya kuyazi inyaniso, yaye inyaniso iya kunikhulula.
|
1.24515
|
24:17 Na ọ sịrị ha, "Gịnị bụ ihe ndị a okwu, nke ị na-atụle ha na ibe, dị ka ị na-eje ije na ndị mwute?"
|
24:17 Wathi ke yena kubo, "Yintoni na la mazwi, leyo ngazo omnye komnye, nihamba nibe nithe matshamatsha?"
|
1.244892
|
Ùnu onwe-unu abughi ihe oké ọnu-ahia kari ha?
|
Ngaba anixabisekanga ngaphezu kwazo?'
|
1.24254
|
Ha ajụwo okwu Jehova , olee ụdị amamihe ha nwere ?
|
Baligatyile ilizwi likaYehova, banabuphi na ke ubulumko?'
|
1.242151
|
kpebiekwa ikpe ziri ezi maka ndị dị umeala n'obi n'ụwa;
|
ligqibe ngobulungisa abalulamileyo bomhlaba;
|
1.241395
|
"Ọ bụ n'efu ka ha na-efe m ofufe, n'ihi na ha na-ezi ihe mmadụ nyere n'iwu ka ọ bụrụ ozizi. '"
|
Sindinqulela ilize, kuba sifundisa iimfundiso eziyimiyalelo yabantu."
|
1.240613
|
N' ebe ị nọ , ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma ?
|
Andilungile na kuwe ngaphezu koonyana abalishumi?
|
1.239375
|
O bu na unu abaghi uru karia ha?
|
Ngaba anixabisekanga ngaphezu kwazo?'
|
1.238518
|
Ọ kpọọ otu n'ime ndị ohu ma jụọ ihe na-aga.
|
Yabizela kuyo esinye kwizicaka, yasibuza ukuba kwenzeka ntoni na.
|
1.238463
|
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
|
Kodwa abanye ababekhe banqula ezo zithixo babevakalelwa kukuba ukutya loo nyama kwakufana nokunqula ezo zithixo.
|
1.238181
|
Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa ha ?
|
Ngaba anixabisekanga ngaphezu kwazo?'
|
1.237895
|
Ọ̀ bụ na unu adịghị oke ọnụ ahịa karịa ha?
|
Ngaba anixabisekanga ngaphezu kwazo?'
|
1.237651
|
Olee mgbe anyị hụrụ gị ka ị na- arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n' ụlọ mkpọrọ , anyị wee bịakwute gị ?
|
Ngaba sakubona nini na ugula, okanye usentolongweni, sakuhambela?'
|
1.237171
|
Olee otú m pụrụ ime nke a oké ihe ọjọọ na mmehie megide Chineke?
|
Ngoko ndingathini ukwenza obu bubi bukhulu kangaka ndize eneneni ndone kuThixo?"
|
1.236435
|
Mee ihe dị mma n' anya gị .
|
wenze okubi emehlweni akho;
|
1.236299
|
Unu ga- eti mkpu ákwá n' ụbọchị ahụ n' ihi eze unu , bụ́ onye unu onwe unu họọrọ , ma Jehova agaghị aza unu n' ụbọchị ahụ .
|
Niya kukhala ngaloo mini ngokumkani wenu enazinyulelayo,anganiphenduli uYehova ngaloo mini.
|
1.236216
|
Olee mgbe anyị hụrụ ka Ị na-arịa ọrịa ma ọ bụ ka Ị nọ n'ụlọ mkpọrọ, wee bịa leta Gị?"
|
Ngaba sakubona nini na ugula, okanye usentolongweni, sakuhambela?'
|
1.235571
|
N'ihi na oge awa na-abịa mgbe ndị nile dị n'ili ga-anụ olu Ọkpara Chineke.
|
Ngokuba liyeza ilixa ekuya kuthi ngalo bonke abasemangcwabeni balive ilizwi loNyana kaThixo.
|
1.235204
|
n'ụzọ dị otu a ịdị ka gị, maka ndị gị,
|
ngendlela yokufana nawe, ngenxa yabantu bakho,
|
1.234458
|
Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya , Lemuel , ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya , ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: " Olee ebe ihe ọṅụṅụ na- egbu egbu dị ?
|
Asiyindawo yokumkani, Lemuweli, asiyindawo yokumkani ukusela iwayini; Asiyindawo yezidwangube ukuthi, Siphi na isiselo esinxilisayo?
|
1.234254
|
O kwesịghị ịhapụ ha ka ha ka na-arụ ọrụ n'ụlọ Chineke.
|
Wayefanele angabavumeli ukuba basebenze endlwini kaThixo.
|
1.232063
|
Ma , ọ napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt , onye nwere oké mwute n' ihi mmikpu nke ndị na- eleda iwu anya mikpuru onwe ha n' omume rụrụ arụ .
|
wamhlangula uLote olilungisa, owacatshukiswa kukuhamba eburheletyweni kwabangenammiselo;
|
1.231462
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
Mna ndibhaptiza ngamanzi, kodwa yena uza kubhaptiza ngomoya oyingcwele.'
|
1.231106
|
Adịghị m aka nká ịmụ ihe ọhụrụ!
|
Andimdala kakhulu ukuba ndingafunda izinto ezintsha!
|
1.230675
|
4 Aịzik nwa Ebreham bụkwa onye ọzọ ruru uju ruo ogologo oge.
|
4 Nonyana ka-Abraham uIsake waba buhlungu ixesha elide.
|
1.229959
|
O wee sị m: " Ebe a bụ Ebe Kasị Nsọ .
|
Uye wathi kum, "Le yiNgcwele kaNgcwele."
|
1.22974
|
Ehee, akpọrọ m gị asị, Richard Nixon.
|
O, ndimadana nanu, Richard Nixon.
|
1.229341
|
32 Ha we gwa ya okwu Onye-nwe-ayi gwa ya na ndi nile nọ n'ulo-ya.
|
Balithetha kuye ilizwi IeNkosi, nakubo bonke ababesendlwini yakhe.
|
1.229141
|
N'ime ime nke a, ọ kọwara onwe ya abụghị Chineke kama Nwa nke mmadụ.
|
Ngokwenza njalo wayengazichazi njengoThixo kodwa enguNyana woMntu.
|
1.228788
|
Chineke maara mgbe anyị ga-ahụ ọzọ. ""
|
UThixo uyazi xa siya kudibana kwakhona. ""
|
1.228489
|
Ma ọ bụrụ na ọ bụ na-erughị eru, udo gị ga-alọghachikwutekwa unu.
|
Kodwa ukuba ayifanelekile, uxolo lwenu baya kubuyela kuwe.
|
1.228486
|
Anyị agaghị alaghachi n' ụlọ anyị ruo mgbe ụmụ Izrel nwetara ala , onye nke ọ bụla ewee nweta ihe nketa nke ya .
|
Asiyi kubuyela ezindlwini zethu, bade oonyana bakaSirayeli balizuze ilifa, elowo ilifa lakhe.
|
1.228072
|
Ò nwere ebe anyị ga- arahụ n' ụlọ nna gị ?
|
Ikho na indawo yokulalisa endlwini kayihlo?"
|
1.227931
|
Ọ kpọrọ nke ọ bụla n' ime ndị ji nna ya ukwu ụgwọ , o wee sị onye nke mbụ , ' Gịnị ka i ji nna m ukwu n' ụgwọ ?
|
Ngoko, wabiza abanetyala enkosini yalo ngabanye ngabanye, wabuza kowokuqala, Unatyala lingakanani na enkosini yam?
|
1.227796
|
"Nke a bụ akwụkwọ nke ọgbọ Adam.
|
Yiyo le incwadi yenzala ka-Adam.
|
1.227449
|
M nwere olileanya ịhụ gị n'ebe ahụ na Denver.
|
ngokwenene ndithemba ukunibona apho Denver.
|
1.227325
|
22:3) Ha ga-ahụ ihu ya, aha ya ga-adịkwa n'egedege ihu ha.
|
(ISityhilelo 22:3) Aya kububona ubuso bakhe, negama lakhe liya kuba semabunzini azo.
|
1.227301
|
3:17 Na ị ga-eweghachi na ikpe ziri ezi, na ị ga-echeta n'ụbọchị mkpagbu.
|
3:17 Kwaye uya kwakhiwa phezulu ngobulungisa, kwaye uya kukhunjulwa ngemini yembandezelo.
|
1.226898
|
Ha wee na- agakwuru Noa n' ime ụgbọ ahụ , abụọ abụọ , n' ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla nke ike ndụ na- arụ ọrụ n' ime ya .
|
Zasezingena kuNowa emkhunjini, ngambili ngambili, kuyo yonke inyama, okukuyo umoya wempilo.
|
1.226824
|
Ma ọ bụghị ya, akwụkwọ -nsọ gaara ekwu na ọ ga -eme dịka iwu Erọn siri dị.
|
Ngaphandle koko, izibhalo zazinokuthi wayeza kuba semva komyalelo ka-Aron.
|
1.226816
|
Olee mgbe anyị hụrụ ka ị na-arịa ọrịa ma ọ bụ nọ n'ụlọ mkpọrọ wee bịakwute gị? '
|
Ngaba sakubona nini na ugula, okanye usentolongweni, sakuhambela?'
|
1.226687
|
30 Ub͕u a ayi nāmata na I matara ihe nile, na ọ dighi kwa Gi nkpà ka onye ọ bula jua Gi: nka ka ayi ji kwere na I siri n'ebe Chineke nọ puta.
|
Ngoku siyazi, ukuba uyazazi zonke izinto, akusafuneki kuwe ukuba ubani akubuze nto; ngaloo nto siyakholwa ukuba waphuma kuThixo.
|
1.226485
|
Olee otú m ga- esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke ?
|
Ngoko ndingathini ukwenza obu bubi bukhulu kangaka ndize eneneni ndone kuThixo?"
|
1.226439
|
N'ihi na i bibiri ala gị; i gburu ndị gị.
|
Kuba ulonakalisile ilizwe lakho; ubulele abantu bakho.
|
1.225569
|
Ọ si ha, Madu nke bu onye-iro mere nka.
|
Wathi kuzo: "Le nto yenziwe lutshaba."
|
1.224953
|
Ọ ga- erukwa na mgbe ị gụsịrị akwụkwọ a , kegide ya nkume , tụba ya n' ime Yufretis .
|
63 Kothi ke wakuba ugqibile ukuyifunda le ncwadi, uyibophelele elityeni, uyiphose phakathi kumEfrate.+
|
1.224851
|
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""
|
Kwaye kutheni ndinikwe le nto, ukuba unina weNkosi yam eze kum?"
|
1.224487
|
Ha ga-agakwuru, ha ga-hụ ebube m.
|
Kwaye baya kusondela, yaye baya kubona uzuko lwam.
|
1.22405
|
Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
|
Asinakuyazi yonke into eyenziwa ziingelosi namhlanje.
|
1.223357
|
Girlsmụ agbọghọ si n'akụkụ ụwa niile na-eche gị ugbu a!
|
Amantombazana avela kwihlabathi lonke sele elinde wena!
|
1.223341
|
Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị niile na- agba ọsọ n' ọsọ egwuregwu na- agba ọsọ , ma naanị otu onye na- enweta ihe a na- agbata n' ọsọ ?
|
Anazi na ukuba elugqatsweni iimbaleki zonke ukukhuphisana, kodwa inye kuphela eyamkela umvuzo?
|
1.223238
|
Ọ kpọọ otu n'ime ndị ohu ma jụọ ihe na-aga.
|
Wabizela kuye omnye kubakhonzi, wambuza ukuba zingaba ziyini na ezi zinto.
|
1.222434
|
O wee sị ha , ' Ọ bụ onye iro nke bụ́ mmadụ mere ihe a .
|
Wathi kuzo: "Le nto yenziwe lutshaba."
|
1.221396
|
ndị gwara ha okwu sị, "Onyenwe anyị esitela nꞌọnwụ bilie nꞌezie, o gosila Saimọn onwe ya!"
|
besithi, INkosi inene ivukile, yabonakala kuSimon.
|
1.221277
|
Ma nweenụ obi ụtọ , ṅụrịakwanụ ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi n' ihi ihe m na- eke .
|
Kodwa gcobani nize nivuye ngonaphakade koko ndikudalayo."
|
1.221222
|
Ọ bụrụ na ha akpagbu m, ha ga-akpagbukwa gị.
|
Ukuba banditshutshisile mna, baya kunitshutshisa nani."
|
1.221178
|
Na e nweghị onye ga-ya n'aka, nke niile ụmụ ọ welitere.
|
Kwaye akukho namnye oya uyibambe ngesandla, kuzo zonke oonyana lowo uye wamvusa.
|
1.220416
|
24:45 Mgbe ahụ, o mepere obi ha, ka ha wee na ịghọta Akwụkwọ Nsọ.
|
24:45 Waza wavula ingqondo zabo, ukuze baqonde iZibhalo.
|
1.220147
|
Ndị ikom atọ na- achọ gị .
|
Amadoda amathathu afuna wena.
|
1.219825
|
N'ezie otu ụbọchị ha ga-abụ ndị eze nke ụwa.
|
Ngokuqinisekileyo ngenye imini baya kuba ngookumkani bomhlaba.
|
1.219664
|
Dị ka anyị nụrụ nke a ụtụtụ, "Chineke na-emegide ndị mpako, ma na-enye amara-ala n'obi.
|
Njengoko sivile ngale ntsasa, "UThixo uyabachasa abanekratshi, kodwa abababale ke abazithobileyo. "
|
1.219454
|
Ị̀ na-eche na m agaghị aṅụ site nꞌiko ahụhụ ahụ Nna m nyere m ka m ṅụọ?"
|
Andifanele ndiyisele ikomityi endinikwe nguBawo?"
|
1.218594
|
Ọ̀ bụ na ha adịghị ekwulu ezi aha ahụ a kpọkwasịrị unu ?
|
zize zenyelise igama likaKrestu enibizwa ngalo?
|
1.218281
|
Chineke na -emeso gị dịka ụmụ.
|
UThixo uniphatha njengoonyana bakhe.
|
1.217859
|
Ma Sera emeghị ụdị ihe ahụ.
|
Kodwa uSara akazange ayenze loo nto.
|
1.21785
|
Unu gburu ohu Chineke bụ́ Jizọs, unu adịghịkwa erube isi n'iwu Chineke.
|
Nambulala umkhonzi kaThixo uYesu, yaye aniyithobeli imithetho kaThixo.'
|
1.217774
|
e mekwara ka i kweta na ị bụ onye na- edu ndị kpuru ìsì , bụkwaara ndị nọ n' ọchịchịrị ìhè ,
|
Kananjalo wena ukholose ngokuthi ungumkhokeli weemfama, ulukhanyiso lwâbo basebumnyameni,
|
1.217499
|
Devid na- achọ imerụ gị ahụ́ ' ?
|
UDavide ufuna wenzakale'?
|
1.216931
|
O we dọputa Lot, bú onye ezi omume, mb͕e ibi-obi n'agu ikwa-iko nke ndi ahu ndi nēmebi iwu nēwuta ya nke-uku
|
wamhlangula uLote olilungisa, owacatshukiswa kukuhamba eburheletyweni kwabangenammiselo;
|
1.216745
|
Ọ bụ ezi omume na- ebuli mba elu , ma mmehie bụụrụ mba dị iche iche ihe ihere .
|
Ukulunga kuphakamisa isizwe, kodwa isono silihlazo ebantwini.
|
1.216456
|
New version bụ ebe a!
|
Version New ulapha!
|
1.216449
|
Na nrọ mbụ gị n'abalị a.
|
Kwiphupha lakho lokuqala ngokuhlwanje.
|
1.21632
|
Na nna-gi nke hu na nzuzo ga-akwụ ha ụgwọ gi
|
Ke uYihlo, yena obona okwenzeka emfihlekweni, wokuvuza.
|
1.215936
|
Mgbe a jụrụ ya, "Olee nke bụ nnukwu iwu n'ime Iwu ahụ?"
|
Xa wabuzwayo, "Nguwuphi owona myalelo mkhulu eMthethweni?"
|
1.215826
|
Àbụ m onye nche nwanne m ?
|
Ndingumalusi womntakwethu mna kakade?"
|
1.21508
|
Olee otu anyị pụrụ isi zọpụta onwe anyị site na mmehie anyị wee gaghachikwu Chineke?
|
Ingaba singazisindisa kanjani kwizono zethu kwaye sibuyele kuThixo?
|
1.215033
|
Ma ọ bakwughị ya ruo mgbe ọ mụchara Nwa.
|
kodwa akahlangananga naye de wamzala unyana wakhe.
|
1.214719
|
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
|
Waqhuba uYesu wathi: "Umntu othile wayenoonyana ababini.
|
1.214329
|
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
|
Uvuko lukaYesu lwalahluke njani kuvuko lwabantu bangaphambi kwakhe?
|
1.214166
|
Mee Ka M Mara Ụzọ Gị 89.
|
Ndazise Iindlela Zakho 89.
|
1.214126
|
Amaghị m ihe psychedelic ...
|
Andinalwazi lokuba yeyiphi i-psychedelic ...
|
1.214124
|
Ma ndị a zọpụtawo, nke ahụ bụ, anyị, ọ bụ ike nke Chineke.
|
Kodwa abo baye usindiswe, yiyo i, kuthi, zingamandla kaThixo.
|
1.213941
|
site n' iche ụzọ ikpe ziri ezi nche , ọ ga- echekwa ụzọ nke ndị na- eguzosi ike n' ebe ọ nọ nche .
|
egcina izindlela zokulunga, elondoloza imikhondo yabathembekileyo bakhe.
|
1.21373
|
Josef wee gwa ụmụnne ya , sị: " Biko , bịanụ m nso .
|
Wathi, uYosefu kubazalwana bakhe, Khanisondele kum apha.
|
1.21363
|
na ikekwe ọ bụ ya mere m ga-eji pụta ozugbo Anyanwu.
|
mhlawumbi yiloo nto ndizakuhamba kwangoko ilanga.
|
1.212957
|
"Ọtụtụ n'ime ndị na-arahụ ụra n'ájá nke ụwa ga-eteta, ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi, ndị ọzọ abụrụ nkọcha na nlelị ebighị ebi."
|
Kuya kuvuka abaninzi kwabaleleyo eluthulini lomhlaba, aba baye ebomini obungunaphakade, naba baye kwingcikivo nakwinyumnyezi engunaphakade.
|
1.212955
|
"[Chineke] napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt, onye nwere oké mwute n'ihi mmikpu nke ndị na-eleda iwu anya mikpuru onwe ha n'omume rụrụ arụ.
|
wamhlangula uLote olilungisa, owacatshukiswa kukuhamba eburheletyweni kwabangenammiselo;
|
1.212125
|
Ọ bụrụ na ha akpagbu m, ha ga-akpagbukwa gị.
|
Ukuba banditshutshisile, baya kunitshutshisa nani.
|
1.211432
|
ka ha kpọta m n'ugwu nsọ gị
|
Mabandizise entabeni yakho engcwele
|
1.211275
|
"Otu narị ihe mere ị ji bụrụ ezigbo enyi m."
|
"Likhulu lezizathu zokuba kutheni ungumhlobo wam osenyongweni."
|
1.211054
|
2:19 ị na-obi ike n'ime onwe gị na ị bụ onye na-edu onye-ìsì, a ìhè nye ndị nọ n'ọchịchịrị,
|
Kananjalo wena ukholose ngokuthi ungumkhokeli weemfama, ulukhanyiso lwâbo basebumnyameni,
|
1.211005
|
Bịa, banye n'ọñụ nke nna gị ukwu!'
|
Ngena wovuyo lwenkosi yakho. '
|
1.210142
|
(Aha onye ị huru n'anya) Bịa n'ihi akpọrọ m gị, ana m enye gị iwu, ịlaghachikwute m ozugbo (aha gị), site na ike nke St. Helena na ndị mmụọ ozi na-eche anyị nche.
|
(Igama lentanda yakho) Yiza ngenxa yokuba ndikubize, ndikuyalela, ukuba ubuye kum ngokukhawuleza (igama lakho), ngamandla e-Helena kunye neengelo zethu zokugcina.
|
1.210093
|
O nwere onye amuma obula nna unu ha emekpaghi ahu?
|
Nguwuphi na kubaprofeti abangazange bamtshutshise ookhokho benu?
|
1.209983
|
Anyị na -ekwupụta okwu Chineke n'ekpere anyị ka o kwekọọ n'uche ya - ijidesi nkwa ya ike.
|
Sivakalisa ilizwi likaThixo emithandazweni yethu ngokungqinelana nokuthanda kwakhe - sibambelela kwizithembiso zakhe.
|
1.209684
|
Onye ọ bụla nke nwere olileanya a n' ebe ọ nọ na- eme onwe ya ka ọ dị ọcha dị nnọọ ka onye ahụ dị ọcha .
|
Bonke abanalo lelo themba kuye bayazihlambulula, njengokuba yena ehlambulukile.
|
1.209422
|
" Ebe ọ bụ na ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla, ha enweghị ike imerụ ndị dị ndụ ahụ́ ma ọ bụ nyere ha aka.
|
Abafileyo abanakusinceda, bengenako nokusenzakalisa.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.