score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Tigrinya
stringlengths
9
492
1.177743
Laghachinụ onye ọ bụla n' ụlọ ya , n' ihi na ihe a na- emenụ si m n' aka .
እዚ ኻባይ እዩ እሞ፡ ነፍሲ ወከፍ ነናብ ቤቱ ይመለስ።
1.177715
2:2 N'ihi na anyị maara na ikpe nke Chineke bụ nke kwekọrọ n'eziokwu megide ndị na-eme ihe ndị dị otú.
2ንሕና ግና ኣብ ልዕሊ እቶም ከምዙይ ዝገብሩ ግቡእ ፍርዲ እግዚኣብሔር ከም ዝወርድ ንፈልጥ ኢና።
1.177675
M ga- enye otu nwaanyị di ya nwụrụ iwu n' ebe ahụ ka ọ na- enye gị ihe oriri .
እንሆ፡ ኣብኣ ሓንቲ መበለት ክትምግበካ ኽእዝዝ እየ።
1.177626
Na ha na-asọpụrụ Chineke, site na-ekwu, "Anyị ahụtụbeghị ihe dị ka nke a."
"ከምዚ ዝበለስ ከቶ ኣይረኣናን" እናበሉ እውን ንኣምላኽ ኣሞገስዎ።
1.177605
Jehova nke ụsụụ ndị agha ga- adị elu site n' ikpe ikpe ziri ezi , ezi Chineke , bụ́ Onye Nsọ , ga- edokwa onwe ya nsọ site n' ezi omume .
እግዚኣብሄር ጐይታ ሰራዊት ግና ብፍርዲ ልዕል ይብል፡ እቲ ቅዱስ ኣምላኽ ድማ ብጽድቂ ይቕደስ።
1.177587
" Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n' ala ịkpa , dị nnọọ ka o nyere n' iwu mgbe ọ na- agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị .
ኣቦታትና ኣብ ምድረ በዳ ድንኳን ምስክርነት ነበረቶም፤ ንሳ ኸኣ እታ ኣምላኽ ንሙሴ ከምታ ዝረኣያ ምስሊ ገይሩ ኺሠርሓ ዝኣዘዞ እያ።
1.177432
2:17 Na mgbe ọ bịarutere, ọ ọkọkwọrọ udo unu ndị nọ n'ebe dị anya, na udo nye ndi nso.
መጺኡ ከኣ ነኣኻትኩም ነቶም ርሑቓት ዝነበርኩም ሰላም ኣበሠረኩም፣ ነቶም ቀረባ ዝነበሩ ከኣ ሰላም ኣበሠሮም።
1.177282
Ya mere , anyị na- ahụ na ha enweghị ike ịbanye n' ihi enweghị okwukwe .
ብሰሪ ዘይምእማን ኪኣትዉ ኸም ዘይከኣሉውን፡ ንርኢ አሎና።
1.177227
38 na unu enweghi okwu-Ya ka ọ nānọgide nime unu: n'ihi na unu ekweghi Onye O zitere
በቲ ንሱ ዝለኣኾ ስለ ዘይኣመንኩም ከኣ ቓሉ ኣባኹም ኣይኃደረን።
1.17713
Dị ka ọdụm, ka o gburu ọkpụkpụ m niile.
ንሱ ኸም ኣንበሳ፡ ንዅሉ ኣዕጽምተይ ይሰብሮ ኣሎ።
1.177111
40 Na ọtụtụ okwu ndị ọzọ ọ gbara ama wee gaa n'ihu na -agba ha ume, na -asị, "Zọpụtanụ onwe unu n'ọgbọ a gbagọrọ agbagọ. "
40 ካልእ ብዙኅ ነገርውን ነገሮምሞ ካብዝ ኽፉእ ትውልዲ ርእስኹም ኣድኅኑ ኢሉውን መዓዶም።
1.177025
13:18 O wee sị: "Iji Gịnị bụ Alaeze Chineke yiri, na ihe ọnụ ọgụgụ ka m ga-ya tụnyere?
18ድኅርዙይ ኢየሱስ ከምዙይ በለ፦ መንግሥቲ እግዚኣብሔር እንታይ ትመስል?
1.17693
mana nye anyị bụ ndị a na-azọpụta, ọbụ ike Chineke.
ንዓና እንድኅን ግና ኃይሊ ኣምላኽ እዩ።
1.176692
(Luk 6:35) Unu ga-eme ebere, ọbụna dị ka Nna unu nwere obi ebere."
'ከምቲ ኣቦኹም ርሕሩሕ ዝዀነ፡ ርሕሩሓት ኩኑ።
1.176588
50 Jisus zara, si ya, N'ihi na M'siri gi, Ahurum i n'okpuru osisi fig, ì kwere ekwe? i gāhu ihe kariri ihe ndia uku.
ኢየሱስ ድማ "ኣብ ትሕቲ ኦም በለስ ርእየካ ስለዝበልኩኻዶ ኣሚንካ፧ ካብዚ ዝዓቢ ክትርኢ ኢኻ" ኢሉ መለሰሉ።
1.176414
15 Enwere m olile-anya n'ime Chineke, nke ha onwe ha nabatakwara, na mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ma ndị ezi-omume ma ndị ajọ omume ga-adị.
15ከምቲ ንሳቶም ተስፋ ዝገብርዎ ኣነውን ጻድቃንን ኃጥኣንን ካብ ሞት ከም ዝትሥኡ ኣብ እግዚኣብሔር ተስፋ ኣለኒ።
1.176392
33 Lee, ịdị omimi nke akụ na ụba nke amamihe na ihe ọmụma nke Chineke!
እተን "ወዳጀ፡ መዓሙቝ ሃብትን ጥበብን ፍልጠትን ኣምላኽ!
1.17623
Mmadụ niile wee bilie dị ka otu onye , sị: " Ọ dịghị onye ọ bụla n' ime anyị ga- ala n' ụlọikwuu ya , ọ dịghịkwa onye ọ bụla n' ime anyị ga- ala n' ụlọ ya .
ኵሉ እቲ ህዝቢ ኸኣ ከም ሓደ ሰብኣይ ኰይኑ ተንሲኡ ኸምዚ በለ፡ ካባና ሓደ እኳ ናብ ድንኳኑ ኣይኺድ፡ ሓደ እኳ ናብ ቤቱ ኣይመለስ።
1.176158
7 Ha we malite iturita n'etiti onwe -ha, si, Ayi ejighi ob breade achicha.
7ንሳቶም ግና እንጀራ ስለ ዘይኃዝና ድዩ ኸምዙይ ዝብለና ዘሎ ኢሎም ንስንሳቶም ተዘራረቡ።
1.176153
Jizọs sịrị ha: "Gịnịdị mere m ji atụpụrụ unu ọnụ? 26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ihe m ga-ekpebi ikpe na ha.
የሱስ ከኣ፡ "ስለምንታይከ እየ ምሳኻትኩም ዝዛረብ፧ 26 ብዛዕባኹም ዝዛረቦን ዝፈርዶን ብዙሕ ኣሎኒ።
1.176153
Derenụ duu n' ihu ya , unu ụwa dum !
ኵላ ምድሪ፡ ኣብ ቅድሚኡ ስቕ ትበል!
1.176117
Jizọs sịrị ha: "Gịnịdị mere m ji atụpụrụ unu ọnụ? 26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ihe m ga-ekpebi ikpe na ha.
የሱስ ከኣ፡ "ስለምንታይከ እየ ምሳኻትኩም ዝዛረብ፧ 26 ብዛዕባኹም ዝዛረቦን ዝፈርዶን ብዙሕ ኣሎኒ።
1.175926
7 Mgbe nke a gasịrị, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: "Ka anyị banye na Judia."
7 - ድሕርዚ ንደቀ መዛሙርቱ፡ ደጊም ንዑናይ፡ ናብ ምድሪ ይሁዳ ንኺድ፡ በሎም።
1.175752
" Ana m agbara onye ọ bụla nke na- anụ okwu amụma nke dị n' akwụkwọ mpịakọta a àmà , sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe n' ihe ndị a , Chineke ga- atụkwasịrị ya ihe otiti ndị e dere n' akwụkwọ mpịakọta a;
ኣነ ቓላት ትንቢት እዚ መጽሓፍ እዚ ንዚሰምዑ ዂሎም እምስክረሎም ኣሎኹ፡ ሓደ እኳ ናብዚ እንተ ወሰኸ፡ ኣምላኽ ከኣ ኣብዚ መጽሓፍ እዚ ተጽሒፉ ዘሎ መዓት ኪውስኸሉ እዩ።
1.175593
Onye bi nim'ihè,
እቲ ኣረጋጊጸ ዝፈልጦ ግን፣
1.175499
(Ndị Hibru 10:38) Mana anyị abụghị nke ndị na -ala azụ azụ na ndị e bibiri, kama anyị bụ nke ndị nwere okwukwe ma chekwa mkpụrụ obi ha.
39ንሕና ግና ምስቶም ንድኅሪት ተመሊሶም ዝጠፍኡ ዘይኮንናስ ምስቶም ብእምነት ዝድኅኑ ኢና።
1.175425
Anyị na-eji ihe dị ka otu ụzọ n'ụzọ atọ nke ndụ anyị ehi ụra.
ሓደ ሲሶ ናይ ሂወትና ብድቃስ ነሕልፎ።
1.175399
Enweela m ụzọ 10,000 nke na-agaghị arụ ọrụ.
ዓሰርተ ሽሕ ዘይሰርሑ መገድታት እየ ረኺበ።
1.175098
N'ezie, ha ga-aghọta nsogbu ndị ụmụ mmadụ na-eche ihu!
ብርግጽ እምበኣር፡ ብዛዕባ እቲ ደቂ ሰብ ዜሕልፍዎ ሽግር ይርድኦም እዩ!
1.174997
n' ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè na ụmụ nke ehihie .
/ ንስኻትኩምሲ ደቂ ብርሃንን ደቂ መዓልትን ኢኹም እምበር ደቂ ለይትን ደቂ ጸልማትን ኣይኮንኩምን።
1.174918
A ga- apụnara gị ịnyịnya ibu gị n' ihu gị - ma ọ gaghị alọghachikwute gị .
ኣድግኻ ኣብ ቅድሜኻ ኺዝረፍ፡ ግናኸ ኣይኪምለሰካን እዩ።
1.174913
Ọ dịghị osisi ọzọ dị n' ubi Chineke nke yiri ya n' ịma mma .
ኣብ ገነት ኣምላኽ ምስ ጽባቐኡ ዚመዓራረ ኦም ኣይነበረን።
1.174881
29 Jizọs zara ha, sị: "Nke a bụ ọrụ Chineke, ka unu wee kwere n'onye ahụ o zitere."
29 የሱስ ከኣ፡ "ግብሪ ኣምላኽ፡ በቲ ንሱ ዝለኣኾ ኽትኣምኑ እዩ" ኢሉ መለሰሎም።
1.174878
N'ihi na Ya onwe-ya bu udo-ayi, Onye mere ihe abua ahu ka ha buru otù ihe, Onye kwada-kwa-ra mb͕idi etiti nke ngige,
ንሱ ነቲ ኣብ መንጎ ዝነበረ፡ናይ ጽልኢ ከልካሊ መንደቕ ብሥግኡ ብምፍራስ፡ ነቶም ክልተ ሓደ ዝገበረ ሰላምና እዩ።
1.174805
Jizọs zara ya , sị: " E dere , sị , ' Ọ bụ Jehova Chineke gị ka ị na- aghaghị ife ofufe , ọ bụkwa naanị ya ka ị na- aghaghị ijere ozi dị nsọ .
"'ንየሆዋ ኣምላኽካ ኣምልኽ፡ ንዕኡ በይኑ ድማ ኣገልግል' ዚብል ጽሑፍ ኣሎ" በሎ።
1.174769
Ebreham wee bie Aịzik nwa ya úgwù mgbe ọ dị ụbọchị asatọ , dị nnọọ ka Chineke nyere ya n' iwu .
4 ኣብርሃም ከኣ ንይስሃቅ ወዱ፡ ከምቲ ኣምላኽ ዝኣዘዞ፡ ወዲ ሸሞንተ መዓልቲ ምስ ኰነ፡ ገዘሮ።
1.174685
Jizọs kwuru, "Kwụsịnụ ikpe ikpe, ka a ghara ikpe gị ikpe; n'ihi na ikpe unu ji ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu, ma ihe unu ji tụọ ha, ha ga-atụnyere gị. " (Matiu 7: 1, 2)
የሱስ ከምዚ በለ፦ "ከይፍረደኩም፡ ኣይትፍረዱ፣ ከመይሲ፡ ብእትፈርድዎ ፍርዲ ኺፍረደኩም፡ ብእትሰፍርዎ መስፈሪ ድማ ኪስፈረልኩም እዩ።
1.174646
' Kpọkuo m , m ga- aza gị n' egbughị oge , m ga- agwa gị oké ihe ndị a na- apụghị ịghọta aghọta , ndị ị na- amaghị .
"ጸውዓኒ እሞ ክመልሰልካ፡ ዘይትፈልጦ ዓብይን ስውርን ነገር ከኣ ክነግረካ እየ።
1.174199
nakwa ka ha chụọ àjà dị ka e kwuru n' iwu Jehova: " Nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ .
ከምኡውን ከምቲ ኣብ ሕጊ እግዚአብሔር 'ክልተ ባሬቶ ወይ ክልተ ጨቐዊት ርግቢት መሥዋዕቲ የቕርቡ' ስለ ዚብል እዩ።
1.174169
10 Ma ọ bụ, ogbe achịcha asaa maka puku anọ, na nkata ole ị chịkọtara?
ወይስ እቲ ሾብዓተ እንጌራ ነርባዕተ ሽሕ ድማ ክንደይ መሶብ ከም ዘልዐልኩም
1.174137
Ha bụ ihe na- adịghị ọcha , ha ga- abụrụ unu ihe na- adịghị ọcha .
ንሳቶም ርኹሳት እዮም፡ ንዓኻትኩም ድማ ርኹሳት ይኹኑ።
1.174118
Ozugbo ahụ , Mozis setịrị mkpara ya n' ala Ijipt , Jehova wee mee ka ifufe si n' ebe ọwụwa anyanwụ fee n' ala ahụ n' ụbọchị ahụ dum nakwa n' abalị ahụ dum .
ሙሴ ኸኣ፡ በትሩ ናብ ልዕሊ ምድሪ ግብጺ ዘርግሔ፡ እግዚኣብሄር ድማ ኣብታ ምድሪ ብዅላ እታ መዓልቲ እቲኣን ብኵላ ለይትን ንፋስ ምብራቕ ኣምጽኤ።
1.173846
Ndị isi niile nke nzukọ ahụ wee bịa kọọrọ Mozis .
ኵሎም ሓላቑ እቲ ኣኼባ ድማ መጺኦም ንሙሴ ነገርዎ።
1.173494
N'ihi ya unu gbara akaebe na unu bụ ụmụ nke ndị gburu ndị amụma.
እምበኣርከስ ደቂ ቐተልቲ ነብያት ምዃንኩም ባዕላትኩም ትምስክሩ ኣሎኹም።
1.173442
5:15 Na mmadụ ga-kpọ isi ala, na mmadụ ga-eweda ya ala, na anya nke elu ga-ada ala.
15 ሰብ ድማ ትሕት ኪብል፡ሰብ ከኣ ኪዋረድ እዩ፣ኣዒንቲ ዕቡያት እውን ኪዋረዳ እየን።
1.173344
15:38 N'ihi na Chineke na-enye ya ahụ, dị ka uche ya, na dị ka ọ bụla na mkpụrụ si kwesịrị ekwesị ahụ.
38 ኣምላኽ ግና ከም ዝደለዮ ገይሩ እዩ ኣካል ዚህቦ፣ ንነፍሲ ወከፍ ዘርኢ እውን ኣኣካሉ ይህቦ።
1.173225
Ma cheta na Chineke na-agwa anyị okwu site na okwu ya.
እግዚኣብሔር ብቃሉ ይዛረበና።
1.173222
Ma ọ bụrụ na mmadụ na- ejegharị n' abalị , ọ na- akpọ ụkwụ n' ihe , n' ihi na ìhè adịghị n' ime ya .
እቲ ብለይቲ ዚኸይድ ግና፡ ብርሃን ስለ ዘይብሉ፡ ይዕንቀፍ እዩ" ኢሉ መለሰሎም።
1.173198
Mgbe amamihe banyere n' obi gị , ihe ọmụma abụrụkwa ihe na- atọ mkpụrụ obi gị ụtọ ,
ጥበብ ናብ ልብኻ ኽትኣቱ እያ፡ ፍልጠት ከኣ ንነፍስኻ ባህ ኬብላ እዩ እሞ፡
1.173195
34 Ha zara, si ya, Amuru gi onwe-gi nime nmehie, ọ̀ bu gi onwe-gi nēzí kwa ayi ihe?
34 ንሳቶም ከኣ፡ "ንስኻ ዅለንትናኻ ብሓጢኣት እተወለድካ ኢኻ፣ ንስኻዶ ንዓና ትምህረና፧" ኢሎም መለሱሉ።
1.173141
M ga- emekwa ka ha bụrụ otu mba n' ala a , n' ugwu ndị dị n' Izrel , ọ bụkwa otu eze ka ha niile ga- enwe , ha agakwaghị abụ mba abụọ , a gakwaghị ekewa ha ka ha bụrụ alaeze abụọ .
22 ኣብታ ምድሪ፡ ኣብ ኣኽራን እስራኤል ሓደ ህዝቢ ኽገብሮም እየ፣+ ኣብ ልዕሊ ዅላቶም ከኣ ሓደ ንጉስ ኪነግሶም እዩ፣+ ደጊም ድማ ክልተ ህዝቢ ኣይኪዀኑን እዮም፣ ደጊም እውን ኣብ ክልተ መንግስቲ ኣይኪምቀሉን እዮም።
1.173084
Ọ gwara ha, sị: "Site ugbu a gaa n'ihu, Nwa nke mmadụ ga-anọdụ ala n'aka nri dị ike nke Chineke.
ወዲ ሰብ ግና ካብ ሕጂ ኣብ የማን ሓይሊ ኣምላኽ ኪቕመጥ እዩ፡ በሎም።
1.173041
Na-edo onwe unu otu onye ọzọ na-atụ egwu Chineke.
"ንሓድሕድኩም ተዓጋገሱ።
1.172978
Ma e nwere ụfọdụ n'ime unu na-ekweghị.
ገለ ኻባኻትኩም ግና ዘይኣምኑ ኣለዉ" በሎም።
1.172904
3 Ọ dị mkpa ka ị mata ihe bụ́ eziokwu gbasara Jizọs.
3 ብዛዕባ የሱስ እቲ ሓቂ ኽትፈልጥ ኣሎካ።
1.172856
N' ezie , anyị amaghị onye tinyere ego anyị n' akpa anyị .
ነቲ ገንዘብ መን ኣብ ከረጺታትና ኸም ዘእተዎ ኣይንፈልጥን ኢና።
1.172728
"Ya onwe ya we si ha, unu ndi n'enwegh uche, ndi dikwa ure n'obi ikwere ihe nile ndi amuma kwuru!
25 ንሱ ድማ፡ "ኣቱም ንዅሉ እቲ ነብያት እተዛረብዎ ንምእማን ልቦም ዝድንጉይ ዓያሹ!
1.172688
(Site n'amara ụnụ enwetala nzọpụta).
ብጸጋ ኢኹም ዝደኃንኩም።
1.172591
Ìgwè mmadụ ahụ niile wee zaa , sị: " Ka ọbara ya dị n' isi anyị , dịkwa n' isi ụmụ anyị .
እቶም ሕዝቢ ግና "ደሙ ኣብ ልዕሌናን ኣብ ልዕሊ ወለዶናን ይኹን" በሉ፡ .
1.172569
Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere n' etiti ụmụnne ya .
ስለዚ ንሌዊ ምስ ኣሕዋቱ ግደ ወይ ርስቲ የብሉን።
1.17219
17 n'ihi na Chineke etinyewo ya n'obi ha ime nzube ya site n'inwe otu obi ma nyefee anụ ọhịa ahụ ike eze ha, ruo mgbe e mezuru okwu (akara) nke Chukwu.
17እግዚኣብሔር ሓሳቡ ምእንቲ ኽፍጽሙ ቃል እግዚኣብሔር ክሳዕ ዘፍጸም ሓደ ሓሳብ ኮይኖም መንግሥቶም ነቲ ኣራዊት ክህብዎ ኣብ ልቦም ኣእትዩ እዩ እሞ።
1.172001
84:16 m na-aṅụ iyi na chi ojiji;
እላ'እለለ እላለለ እላ'ለለ እለለለለ
1.171805
Jehova wee mee ka ha si n' ebe ahụ gbasaa n' elu ụwa dum , ha wee kwụsị iwu obodo ahụ .
"እግዚኣብሄር ድማ ካብኡ ናብ ልዕሊ ገጽ ኵላ ምድሪ ፋሕ ኣበሎም፡ ምስራሕ እታ ኸተማ ኸኣ ገደፉ።
1.17175
ọ dighi kwa ihe ọ bula emeruru emeru, ma-ọbu onye nēme ihe-árú na ugha, gābà nime ya ma-ọli: kama ọ bu nání ndi edeworo aha-ha n'akwukwọ nke ndu Nwa-aturu ahu.
እቶም ኣብቲ ናይቲ ገንሸል መጽሓፍ ህይወት እተጻሕፉ ደኣ እምበር፡ ገለ ርኽሰት ወይስ እቲ ዜፈንፍንን ሓሶትን ዚገብር ዘበለ ኸኣ ናብኣ ከቶ ኣይኪኣቱን እዩ።
1.171748
Unu ụlọ Izrel , m ga- ekpe unu ikpe , onye ọ bụla dị ka ụzọ ya si dị .
ስለዚ "ኦ ሕዝቢ እስራኤል ንነፍስ ወከፍኩም ከከም መንገድኹም ክፈርደኩም እየ።
1.171683
Jisọs zara ha sị, "Kpacharanụ anya unu, ka onye ọ bụla hapụ iduhie unu.
የሱስ ከኣ ኪብሎም ጀመረ፡ ሓደ እኳ ኸይስሕተኩም ተጠንቀቑ።
1.171662
Ọ bụ naanị ndị na-eme otú ahụ ga-ebi n'ụwa ọhụrụ Chineke kwere ná nkwa.
እቶም ከምዚ ዚገብሩ ጥራይ እዮም ኣብታ ኣምላኽ ዘተስፈዋ ሓዳስ ዓለም ኪነብሩ ዚፍቀደሎም።
1.171654
18 N'ihi na site na ya anyị abụọ nwere ohere na otu mmụọ na Nna.
18ክልቴና ብእኡ ጌርና ብሓደ መንፈስ ተመሪሕና ኢና ናብ ኣብ እንኣቱ እሞ።
1.171548
12 Ugbua ọ bụrụ na ọdịda ha bụ akụnụba nke ụwa, ma ọdịda akụ na ụba ha bụ nke ndị mba ọzọ, lee ka ha juju afọ!
12በደሎም ንዓለም በረኸት ካብ ኮነ ውድቀቶም ከዓ ነሕዛብ በረኸት ካብ ኮነ ናብ ድኅነት ምእታዎም ደኣ ኽንደይ ዝበለጸ ምኾነ!
1.171545
Jọn 17:3 kwuru na anyị nwere ike ịmata Jehova.
ዮሃንስ 17:3 ንየሆዋ ኽንፈልጦ ኸም እንኽእል ትነግረና።
1.171381
Ya bu onye enyemaka anyi na onye ogbugbo anyi,
ንስኻ ረዳእየይን መናገፍየይን ኢኻ፣+
1.171347
Gịnị bụ nkọwa nke Akaụntụ Akaụntụ na Amamihe?
ግና ጥበብ ዝበሃል ከመይ እዩ?
1.171346
" Ya mere , burunụ ụzọ na- achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke , a ga- atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile .
"ቅድም መንግስቲ ኣምላኽን ጽድቁን ብቐጻሊ ድለዩ፣ እዚ ዅሉ [እንተላይ ምግብን መስተን ክዳንን] ድማ ይውሰኸልኩም" በለ።
1.171262
Ma ọtụtụ ndị n' ime ìgwè mmadụ ahụ nwere okwukwe n' ebe ọ nọ; ha malitekwara ịsị: " Mgbe Kraịst bịara , ọ̀ ga- eme ihe ịrịba ama karịa nke nwoke a na- eme ?
ካብቶም ህዝቢ ኸኣ ብዙሓት ብእኡ ኣመኑ እሞ፡ ክርስቶስ ምስ ዚመጽእከ፡ ካብዚ ንሱ ዝገበሮ ትእምርቲ ዚበዝሕዶ ኺገብር ኢሉ፧ በሉ።
1.171213
11 Ka ọ dịgodị, olee mmetụta Chineke na-enwe banyere ihe ndị na-eme n'ụwa nakwa ná ndụ gị?
11 እዚ ኽሳዕ ዚኸውን ግና፡ ኣምላኽ ብዛዕባ እቲ ኣብ ዓለም ዚኸውን ዘሎን ብዛዕባ ህይወትካን ከመይ ይስምዖ፧ መጽሓፍ ቅዱስ፡ ኣምላኽ "ፍትሒ ይፈቱ" ይብለና።
1.171084
Gị anọrọ ebe ị nọ na-asị ya, 'Ekwetala.
ኣማኒ እምበር ዘይኣማኒ ኣይትኹን" ኢሉዎ።
1.171023
Olee otu ụzọ anyị nwere ike isi na-echeta Òtù Na-achị Isi?
ንኣመሓዳሪ ኣካል ክንዝክረሉ እንኽእል ሓደ መገዲ እንታይ እዩ፧
1.171022
Ma nọgidenụ n'obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n'elu dị ka uwe. "
ንስኻትኩም ግና ካብ ላዕሊ ሓይሊ ኽሳዕ እትለብሱ፡ ኣብ ከተማ ኢየሩሳሌም ጽንሑ"በሎም።
1.171018
28 So ị na -egosikwa na ị bụ onye ezi omume nye ndị ọzọ, mana n'ime gị juputara na ihu abụọ na mmebi iwu.
28 ንስኻትኩም እውን ከምኡ ብላዕሊ ንሰብ ጻድቃን ትመስሉ፣ ውሽጥኹም ግና ግብዝናን ጥሕሰት ሕግን ዝመላእኩም ኢኹም።
1.17083
Ịchọ ka naanị ya ma ọ bụ ya na mmadụ ole na ole na-anọ.
በይንኻ ወይ ምስ ኣዝዮም ሒደት ሰባት ክትከውን ምድላይ።
1.170814
"5 Nne ya wee sị ndị na-eje ozi," Ihe ọ bụla ọ gwara unu mee, meenụ ya.
5እኖኡ ኸዓ ነቶም መሰለፍቲ ንሱ ዝብለኩም ኲሉ ግበሩ!
1.170592
"Nụrụ, Izrel: Onye -nwe -ayi Chineke -ayi, Onye -nwe -ayi bu otù. "
ብመለኮት፡- "ኦ እስራኤል ስማዕ እግዚኣብሔር ኣምላኽና በይኑ እግዚኣብሔር እዩ።
1.170585
Obi na-atọ m ụtọ iso ndị na-eto eto nọ n'ọgbakọ anyị na-anọrị
ኣብ ጉባኤ ምስ ዚርከቡ መንእሰያት ግዜ ምሕላፍ ባህ እዩ ዚብለኒ
1.170357
Nye ya ndi -amuma nile nāb witnessa àmàka onye ọ bụla nke kwere na ya nweta mgbaghara mmehie site n'aha ya. "
ብእኡ ዚኣምን ዘበለ ብስሙ ኅድገት ኃጢኣት ከም ዚረክብ ኵሎም ነቢያት ይምስክሩሉ ኣለዉ።
1.170341
Unu bụ ubi Chineke nke a na- arụ ọrụ na ya , ụlọ nke Chineke na- ewu .
ንስኻትኩም ሕርሻ ኣምላኽ፡ ህንጻ ኣምላኽ ኢኹም።
1.170332
Ma ọ buru na ayi atule onwe-ayi, agaghi-ekpe ayi ikpé.
31ንባዕልትና ብትኽክል እንተንፈርድስ ኣይምተፈረደናን ነይሩ።
1.17031
unu adịkwaghị ekwe ya ka o meere nna ya ma ọ bụ nne ya otu mkpụrụ ihe ,
ደጊም ነቦኡ ወይስ ነዲኡ ሓደ ነገር ኪገብረሎም ከቶ ኣይትፈቕዱሉን ኢኹም።
1.170105
Igbe Jehova wee dịrị n' ụlọ Obed-idọm onye Gat ruo ọnwa atọ; Jehova wee na- agọzi Obed-idọm na ezinụlọ ya dum .
እቲ ታቦት ኣምላኽ ከኣ ምስ ቤተ ሰብ ዖቤድ-ኤዶም ኣብ ቤቱ ሰለስተ ወርሒ ተቐመጠ።
1.16987
Ha wee lie ya n' Obodo Devid , ma ọ bụghị n' ebe a na- eli ndị eze .
ኣብ ከተማ ዳዊት ተቐብረ፡ ግናኸ ኣብ መቓብር ነገስታት ኣይኰነን።
1.169831
30 Ub͕u a ayi nāmata na I matara ihe nile, na ọ dighi kwa Gi nkpà ka onye ọ bula jua Gi: nka ka ayi ji kwere na I siri n'ebe Chineke nọ puta.
30 ኲሉ ኸም እትፈልጥ፡ ሓደ እኳ ኺሐተካውን ከም ዘየድልየካ፡ ሕጂ ፈለጥና፡ ስለዚ ኻብ ኣምላኽ ምውጻእካውን ንኣምን ኣሎና፡ በልዎ።
1.169727
30 Ha we si n'obodo ahu puta, nābiakute kwa Ya.
30 - ካብ ከተማ ወጺኦም ናብኡ መጹ።
1.169725
Ọ na- ekpughe ihe ndị miri emi nakwa ihe ndị zoro ezo , ọ makwaara ihe dị n' ọchịchịrị; ọ bụkwa n' ebe ọ nọ ka ìhè bi .
ንሱ ዓሚቝ ሕቡእን ይገልጽ እቲ ኣብ ጸልማት ዘሎ ይፈልጥ፣ ብርሃንውን ምስኡ እዩ ዚነብር።
1.169331
O we bia zì unu ndi nọ n'ebe di anya ozi ọma nke udo, zì kwa ndi nọ nso ozi ọma nke udo:
መጽዩ ከኣ ናዓኻትኩም ነቶም ርሑቓት ዝነበርኩም ሰላም ኣበሠረኩም፡ ነቶም ቀረባ ዝነበሩ ከኣ ሰላም ኣበሰሮም።
1.169331
Ọ bụghị nanị na ọ dị ndụ ebighị ebi kamakwa onye na-enye ndụ.
ስለዚ እዛ ዓለም ኃያል ኢድ ጥራሕ ዘቀመጣ ፍጥረት ኣይኮነትን፡ ጥበበኛ ኢድ ዘቐመጣ፡ ናይ ጥበበኛ ዓሸራ ዝንበበላ ናይ ሕይወት መጽሓፍ ውን እያ"።
1.169292
Allah na-ekwu, "Kwuo, sị, 'Ọ bụrụ na ị hụrụ n'anya Allah, na-eso m (amuma Muhammad) na Allah ga gị n'anya, ma na-agbaghara gị mmehie" (3:31).
እግዚአብሔር ኣምላኽ 'እተፍቅሩኒ እንተ ኾይንኩምሲ ትእዛዛተይ ሓልዉ።
1.169166
Ekpeghm ekpere ka I wepu ha n'uwa, kama ka I debe ha ka ha pua n'aka ajọ onye ahu.
ካብቲ ኽፉእ ክትሕልዎም እምበር፡ ካብ ዓለም ከተውጽኦም ኣይኰንኩን ዝልምን ዘሎኹ።
1.169142
Ha wee sị, "Ee e, anyị anụbeghị na mmụọ nsọ dị."
ንሳቶም ከኣ፥ "ኣይፋልናን፥ መንፈስ ቅዱስ ከም ዘሎ እኳ ሰሚዕና ኣይንፈልጥን" እናበሉ መለሱሉ።
1.168995
' Kpọkuo m , m ga- aza gị n' egbughị oge , m ga- agwa gị oké ihe ndị a na- apụghị ịghọta aghọta , ndị ị na- amaghị .
"ጸውዓኒ እሞ ክመልሰልካ፡ ዘይትፈልጦ ዓብይን ስዉርን ነገር ከኣ ክነግረካ እየ።
1.168803
DRAW CLOSE TO GOD "Olee nke Bụ́ nke Mbụ n'Ime Ihe Niile E Nyere n'Iwu?
ንኣምላኽ ቅረቦ "ኣየነይቲ ትእዛዝ እያ ኻብ ኵለን ቀዳመይቲ፧"
1.16879
Laghachinụ , onye ọ bụla n' ụlọ ya , n' ihi na ihe a na- emenụ si m n' aka .
እዚ ኻባይ እዩ እሞ፡ ነፍሲ ወከፍ ነናብ ቤቱ ይመለስ።