score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Tigrinya
stringlengths
9
492
1.19238
N' ihi ya , ọ nọgidere n' ebe ahụ ruo otu afọ na ọnwa isii , na- ezi okwu Chineke n' etiti ha .
ኣብኡ ቓል ኣምላኽ እናመሃረ ዓመትን ሽዱሽተ ወርሕን ኣብ ማእከሎም ተቐመጠ።
1.191772
Ihe ka ihe ndị a, ị ga-ahụ. "
ገና ኻብዙይ ዝዓቢ ኽትርኢ ኢኻ፤ ኢሉ መለሰሉ።
1.191464
"Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso, bụ́ ndị niile na-akpọku ya n'eziokwu.
"የሆዋ ንዅሎም እቶም ዚጽውዕዎ፡ ንዅሎም እቶም ብሓቂ ዚጽውዕዎ ቐረባኦም እዩ።
1.190946
ọ ga- eme ka ọtụtụ ụmụ Izrel chigharịkwuru Jehova bụ́ Chineke ha .
ንብዙሓት ካብ ህዝቢ እስራኤል ናብ እግዚኣብሔር ኣምላኾም ክመልሶም ኢዩ።
1.190802
2 Ebel na-agwa gị okwu taa.
2 ኣቤል ሎሚ ይዛረበካ ኣሎ።
1.190763
Unu na- efe ihe unu na- amaghị; anyị na- efe ihe anyị maara , n' ihi na nzọpụta bidoro n' ebe ndị Juu nọ .
ንስኻትኩም ንዘይትፈልጥዎ ኢኹም እትሰግዱ፡ ንሕና ግና፡ ምድሓን ካብ ኣይሁድ እዩ እሞ፡ ንንፈልጦ ኢና እንሰግድ።
1.190714
Leenụ, site n'ụbọchị nna nna anyị hà dara n'ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.
ካብታ ኣቦታትና ዝሞቱላ መዓልቲ ኻብ መጀመርታ ፍጥረት ጀሚሩ ዂሉ ኸምቲ ዝነበሮ እዩ ዘሎ ኽብሉ እዮም።
1.190648
Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
ካብ ፀጒሪ ርእስኻ ሓንቲ ኸተጻዕዱ ወይ ከተጸልም ኣይትኽእልን ኢኻ እሞ፥ ብርእስኻውን ኣይትምሓል።
1.190641
'Laghachi ma Mee Ka Ụmụnna Gị Dị Ike'
'ተመሊስካ፡ ንኣሕዋትካ ኣበራትዓዮም'
1.190592
52 Nye n'ime ndị amụma ka nna nna unu hà na -akpagbughị?
52ካብ ነቢያትከ ኣቦታትኩም ዘየሳጐጕዎ መን ኣሎ?
1.190584
Ebe ahụ ka ha nọgidere tutuu ruo mgbe Herọd nwụrụ.
ሄሮድስ ክሳዕ ዚመውት ድማ ኣብኡ ጸኒሖም።
1.190569
23 Binyere m.
23 ምሳይ ኩን።
1.190553
29 O we si ha, Ọ dighi ihe ọ bula puru ichupu udi a ma -ọbughi ekpere.
29ንሱ ኸዓ እዝ ኸምዙይ ዝዓይነቱ ርኹስ መንፈስ ብጾምን ብጸሎትን እንተ ዘይኮይኑ ኣይወፅእን እዩ፤ በሎም።
1.190516
Ma Ebreham sịrị , ' Nwa m , cheta na ị natazuru ihe ọma gị n' oge ị nọ ndụ , ma Lazarọs natara ihe ọjọọ .
"ኣብርሃም ግና፡ 'ወደይ፡ ንስኻስ ኣብ ህይወትካ ጽቡቕ ከም ዝረኸብካ፡ ኣልኣዛር ግና ሕማቕ ከም ዝረኸበ ዘክር።
1.190373
Anyị bụ mgbe na-esi ọnwụ na-eri-irè na Ezigbo ibu.
ንነብሮን ንበልዖን ንሞቶን.
1.190276
Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.
ኩሉ ዓለማት ብቃል አምላኽ ከም ዝተፈጥረ፥ እቲ ዚርአ ድማ ካብ ዘይርአ ኸም ዝፈጠረ ብእምነት ኢና እነስተውዕሎ።
1.19021
Nꞌihi na ọ bụrụ na ha maara ya, ha agaraghị akpọgbu Onyenwe otuto ahụ nꞌobe.
8ካብ ገዛእቲ እዛ ዓለም እዚኣ ሓደኳ ነዝ ጥበብ እዙይ ኣይፈለጦን፤ እንተዝፈልጡስ ነቲ ጐይታ ኽብሪ ኣይምሰቐልዎን ነይሮም።
1.190073
N' ezie , a ga- akpụpụta unu n' ihu ndị gọvanọ na ndị eze n' ihi m , ka ọ bụrụ àmà nye ha na ndị mba ọzọ .
18ንኣኣቶምን ነሕዛብን ምስክር ምእንቲ ክኸውን ብኣይ ምኽንያት ናብ መኳንንትን ናብ ነገሥታትን ክትውሰዱ ኢኹም።
1.190006
Ebe ha chere na ọ nọ n' etiti ìgwè mmadụ ahụ ndị na- emekọ njem ọnụ , ha gara ihe ruru njem otu ụbọchị wee malite ịchọ ya n' etiti ndị ikwu na ndị ha maara .
ምስ ሰብ መገዲ ዘሎ መሲልዎም፡ መገዲ ሓንቲ መዓልቲ ኸዱ፡ ኣብ ኣዝማዶምን ኣብ ዚፈልጥዎምን ከኣ ደለይዎ።
1.189918
O wee wuo otu obodo ma gụọ obodo ahụ aha nwa ya bụ́ Inọk.
ንሱ ኸኣ ከተማ ሰርሔ፡ ስም እታ ኸተማ ድማ ብስም ወዱ ሄኖክ ኣውጽኣላ።
1.189861
30 Ma Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie.
30 ኣምላኽ ግና ካብ ምዉታት ኣተንስኦ።
1.18976
Ụfọdụ n' ime ndị anyị na ha nọ gakwara n' ili ncheta ahụ; ha hụkwara ya otú ahụ , dị nnọọ ka ndị inyom ahụ kwuru , ma ha ahụghị ya .
24ካባናውን ገሊኣቶም ሰባት ናብ መቓብር ምስ ከዱ ከምቲ እተን ኣንስቲ ዝበላኦ ኾይኑ ረኸብዎ፤ ንእኡ ግና ኣይረአዮዎን።
1.189675
n' ihi ịba ụba nke mmebi iwu , ịhụnanya nke ndị ka n' ọnụ ọgụgụ ga- ajụkwa oyi .
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ከኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል'ያ።
1.189087
Unu na- efe ihe unu na- amaghị; anyị na- efe ihe anyị maara , n' ihi na nzọpụta bidoro n' ebe ndị Juu nọ .
ንስኻትኩም ንዘይትፈልጥዎ ኢኹም እትሰግዱ፡ ንሕና ግና ምድኃን ካብ ኣይሁድ እዩ እሞ እንፈልጦ ኢና ንሰግድ።
1.189079
Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na- eme ihe ọjọọ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na- eme otú masịrị ya , ma mụ onwe m makwaara na ọ ga- adịrị ndị na- atụ egwu ezi Chineke mma , n' ihi na ha tụrụ egwu ya .
ሓጥእ ሚእቲ ሳዕ እኳ እኩይ እንተ ገበረ፡ መዓልትታትውን እንተ ኣንውሔ፡ ኣነስ ነቶም ኣብ ቅድሚኡ ዚፈርሁ ፈራህቲ ኣምላኽ ሰናይ ከም ዚኾነሎም፡ ብርግጽ እፈልጥ አሎኹ።
1.189012
4 Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ si, Nriaria nka abughi nke ọnwu, kama ọ bu n'ihi otuto Chineke, ka ewe nye Ọkpara Chineke otuto site na ya.
4 የሱስ እዚ ምስ ሰምዐ ግና፡ "እዚ ሕማም እዚ፡ ወዲ ኣምላኽ ብእኡ ምእንቲ ኪኸብር፡ ንኽብሪ ኣምላኽ እዩ እምበር፡ ንሞት ኣይኰነን" በለ።
1.188452
Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma .
ሓንቲ እኳ ኻብኣተን ብዘይ ፍቓድ ሰማያዊ ኣቦኹም ኣብ ምድሪ ኣይትወድቕን እያ።
1.188313
Kama, mgbe unu na-ekpe ekpere, unu ebula iro nꞌobi unu megide onye ọ bụla.
ምኽንያቱ ብጸሎት ኣቢልካ፣ ናብ ልብኻ ክፋእ ከይቐርብ ትሕልዋ።
1.188241
' Amaara m ihe ndị ị na- eme , na ị jụghị oyi , i kpoghịkwa ọkụ .
ዝሑል ወይስ ምዉቕ ዘይምዃንካ፡ ግብርኻ እፈልጥ አሎኹ።
1.18811
"Nye nwa gị ntaramahụhụ mgbe olileanya ka dị.
"ገና ተስፋ ኸሎ፡ ንወድኻ ቕጽዓዮ።
1.18804
"Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A"
"ዝሐለምክዎ ሕልሚ እማ ስምዑ"
1.187726
23 N'ubọchi ahu unu agaghi-ajum ajuju.
23 በታ መዓልቲ እቲኣ፡ ሓንቲ እኳ ኣይክትሓትቱንን ኢኹም።
1.187652
Erukwaghị m eru ka a kpọọ m nwa gị.
ደጊም ወድኻ ኽብሃል ኣይበቅዕን እየ።
1.187278
Ma mụ onwe m maara na eze Ijipt agaghị ekwe ka unu gaa ọ gwụla ma ọ̀ bụ site n' aka dị ike .
ብሓያል ኢድ እንተ ዘይኰይኑ፡ ንጉስ ግብጺ ኽትከዱ ኸም ዘይሐድገኩም እፈልጥ ኣሎኹ።
1.187134
Mozis na Elieza wee si n' ugwu ahụ gbadata .
ሙሴን ኣልኣዛርን ድማ ካብቲ ኸረን ወረዱ።
1.187116
" (Ezikiel 34:31) Ị bụ otu n'ime atụrụ ya ndị ahụ.
(ህዝቅኤል 34:31) ንስኻ ድማ ሓደ ኻብቶም ኣባጊዑ ኢኻ።
1.186828
Na-echeta Ndị Nọ́ n'Ozi Oge Niile
ነቶም ኣብ ናይ ምሉእ ግዜ ኣገልግሎት ዘለዉ ዘክሮም
1.186813
O ga-achi ezinulo Jekob ebeebe; alaeze ya agaghi enwe ogwugwu.
ንሱ ኣብ ቤት ያእቆብ ንዘለኣለም ኪነግስ እዩ፡ መንግስቱ ኸኣ መወዳእታ የብላን።
1.186628
32Jizọs a ka Chineke kpọlitere n'ọnwụ, nke eziokwu niile anyị bụ ndị akaebe.
32 እግዚኣብሔር ነዝ ኢየሱስ ኣተሢእዎ እዩ፤ ንሕና ዂላትና ኸዓ ናይዝ ነገር እዙይ መሰኻኽር ኢና።
1.186042
Dị ka ihe atụ, tụlee ihe Matiu dere.
ንኣብነት፡ ማቴዎስ እንታይ ከም ዝበለ እስከ ንርአ።
1.185881
O chukwu nna!
ኦ ወላዲት ጐይታ!
1.185342
nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla .
ንሳቶም ከኣ እግርኻ ብእምኒ ኸይትዕንቀፍ በእዳዎም ኪፆሩኻ እዮም።
1.185283
Azịza: Chineke bụ onyenche m, O nweghị ihe m ga-achọ.
^ ትርጉሙ፡ "ኣምላኸይ ረዳኢ እዩ።
1.184978
Je, were ọṅù rie nri-gi, were kwa obi di nma ṅua manya-vine-gi; n'ihi na ọlu-gi nile atọwo Chineke utọ na mb͕e di anya gara aga.
ኣምላኽ ንግብርኻ ተቐቢልዎ እዩ እሞ፡ ኪድ እንጌራኻ ባህ ኢሉካ ብላዕ፡ ወይንኻውን ብሓጎስ ልቢ ስተ።
1.184902
Nwatakịrị gādu kwa ha.
ንእሽቶ ወዲ እውን ኪመርሖም እዩ።
1.184893
na mgbe ahu I ga-eduru m nye otuto.
ድሕሪኡ እውን ናብ ክብሪ ትወስደኒ ኢኻ።
1.184647
ma ọ bụ na m nwere ike ma ọ bụ kwere na m nwere ike ịgbanwe m ndọghachi azụ n'ime mmeri,
ወይውን "ጽድቂ ክውስኸለይ ዝኽእል ኣካል
1.184543
dị nnọọ ka e dere , sị: " Emewo m ka ị bụrụ nna nke ọtụtụ mba .
እዚ ድማ "ኣቦ ብዙሓት ኣሕዛብ ገይረካ እየ" ዚብል ተጻሒፉ ስለዘሎ እዩ።
1.184502
Ọ sịrị: 'Chineke Ị dịrị ezi n'ụlọm ezigbo mma, nna!
ኦ ወላዲት ጐይታ!
1.184467
24:32 Na ha sịrị ibe ha, "Ndi na obi anyị adịghị ọku nime ayi,, mgbe ọ na-ekwu na ụzọ, na mgbe o meghere anyị Akwụkwọ Nsọ?"
32 ንሓድሕዶም ከኣ፡ "ኣብ መገዲ ኺዛረበናን ነቲ ቕዱሳት ጽሑፋት ብንጹር ኪገልጸልናን ከሎዶ ግዳ ልብና ኣብ ውሽጥና ይነድድ ኣይነበረን፧" ተባሃሃሉ።
1.184363
Unu ụlọ Izrel , m ga- ekpe unu ikpe , onye ọ bụla dị ka ụzọ ya si dị .
ኣቱም ቤት እስራኤል፣ ንነፍሲ ወከፍኩም ከከም መገድኹም ክፈርደኩም እየ።
1.184292
O wee sị ya: " Onyenwe anyị , adị m njikere iso gị baa n' ụlọ mkpọrọ , sorokwa gị nwụọ .
ንሱ ግና፥ ጐይታይ፡ ኣነስ ንማእሰርቲ ዀነ ወይ ንሞት ምሳኻ ንምኻድ ተዳልየ አሎኹ፡ በሎ።
1.184157
" Ana m agbara onye ọ bụla nke na- anụ okwu amụma nke dị n' akwụkwọ mpịakọta a àmà , sị: Ọ bụrụ na onye ọ bụla atụkwasị ihe n' ihe ndị a , Chineke ga- atụkwasịrị ya ihe otiti ndị e dere n' akwụkwọ mpịakọta a;
" ኣነ ቓላት ትንቢት እዚ መጽሓፍ እዚ ንዚሰምዑ ዅሎም እምስክረሎም አሎኹ፡ ሓደ እኳ ናብዚ እንተ ወሰኸ፡ ኣምላኽ ከኣ ኣብዚ መጽሓፍ እዚ ተጽሒፉ ዘሎ መዓት ኪውስኸሉ እዩ።
1.184066
Chineke gwara Adam, sị: "Ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n'ájá ka ị ga-alaghachi." - JENESIS 3:19.
ኣምላኽ ንኣዳም፡ "ሓመድ ኢኻ እሞ፡ ናብ ሓመድ ድማ ክትምለስ ኢኻ" በሎ።
1.183823
28 So ị na -egosikwa na ị bụ onye ezi omume nye ndị ọzọ, mana n'ime gị juputara na ihu abụọ na mmebi iwu.
28ከምኡ ድማ ንስኻትኩም ብላዕሊ ንሰብ ጻድቃን መሲልኩም ትርአዩ፤ ውሽጥኹም ግና ግብዝናን ዓመፅን ዝመላእኹም ኢኹም።
1.18325
Mgbe unu na- ewetakwa anụmanụ dara ngwọrọ ma ọ bụ nke na- arịa ọrịa: " Ọ bụghị ihe ọjọọ .
ሓንካስ ወይ ሕሙም እንስሳ ኸተቕርቡ ኸለኹም ድማ፡ "ክፉእ ኣይኰነን" ትብሉ።
1.183113
6 Ọ bụ n'ihi ihe ndị a ka ọnụma Chineke ji abịa.
6 ብሰሪ እዚ፡ ቍጥዓ ኣምላኽ ይመጽእ ኣሎ።
1.183028
6 Ọ bụ n'ihi ihe ndị a ka ọnụma Chineke ji abịa.
6 ብሰሪ እዚ፡ ቍጥዓ ኣምላኽ ይመጽእ ኣሎ።
1.182861
Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
ክንዛረቦም ኣይንኽእልን ኢና፣ ንሳቶም እውን ኪዛረቡና ኣይክእሉን እዮም።
1.182858
2:30 Ya mere, ọ bụ onye amụma, n'ihi na ọ maara na Chineke ṅụụrụ iyi ya banyere mkpụrụ nke ya n'úkwù, banyere Onye ga-anọdụ n'ocheeze ya.
30 ንሱ ነቢይ ስለ ዝነበረ እግዚኣብሔር ሓደ ካብ ፍረ ኸርሡ ኣብ ዝፋኑ ኸቐምጥ ማሕላ ኸም ዝመሓለሉ ይፈልጥ ነበረ።
1.182764
50 Ma Mu onwem achọghi otuto nkem: otù Onye di Nke nāchọ nēkpe kwa ikpé.
50 ኣነ ንርእሰይ ክብረት ኣይደልን እየ፡ እቲ ዝደሊን ዝፈርድን ግና ኣሎ።
1.182762
25 N'ihi na nzuzu nke Chineke mara ihe karịa mmadụ, adịghị ike nke Chineke dịkwa ike karịa mmadụ.
25ዕሽነት እግዚኣብሔር መሲሉ ዝርአ ካብ ፍልጠት ሰብ ይበልጽ እዩ፤ ድኻም እግዚኣብሔር መሲሉ ዝርአ ኸዓ ካብ ኃይሊ ሰብ ይብርትዕ እዩ።
1.182591
Chineke ga-esi n'ọnwụ kpọlite ọtụtụ ijeri ndị nwụrụ anwụ.
ኣምላኽ ነቶም ሞይቶም ዘለዉ ቢልዮናት ሰባት ኬተንስኦም እዩ።
1.18208
A ga- akwakọrọ akụ̀ ha , meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n' efu .
ገንዘቦም ኪዝመት፣ ኣባይቶም ኪባድም እዩ።
1.181867
(Luk 4:43) Ndị mmadụ chọrọ ịma mgbe Alaeze ahụ ga-abịa.
(ሉቃስ 4:43) ሰባት እዛ መንግስቲ እዚኣ መዓስ ከም እትመጽእ ኪፈልጡ ይደልዩ ነበሩ።
1.181756
Ruo taa , ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na- eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere .
እቶም ደቆምን ደቂ ደቆምን፡ ንሳቶም ድማ ክሳዕ ሎሚ ኸምቲ ኣቦታቶም ዝገበርዎ ይገብሩ ኣለዉ።
1.181588
N'ikwere ya n'ụgbọ njem ahụ, ha mere njem ụbọchị, wee malite ịchọ ya n'etiti ndị ikwu na ndị maara gị.
ምስ ሰብ መገዲ ዘሎ መሲልዎም፡ መገዲ ሓንቲ መዓልቲ ኸዱ፡ ኣብ ኣዝማዶምን ኣብ ዚፈልጥዎምን ከኣ ደለይዎ።
1.181384
Ọkụ wee si n' eluigwe daa rechapụ ya na ndị agha iri ise ya .
ሽዑ፡ ሓዊ ኻብ ሰማያት ወሪዱ፡ ንዕኡን ነቶም 50 ሰቡን በልዖም።
1.181365
N' ikpeazụ , osisi ndị ọzọ niile wee sị osisi ogwu , ' Bịa bụrụ eze anyị .
ሽዑ ዅሎም ኣእዋም ንእሾዅ፡ ንስኻ ንዓ እሞ ኣብ ልዕሌና ንገስ፡ በልዎ።
1.181185
Ọ bụrụ na ịchọrọ ka nnukwu idei mmiri nke e debanyere aha, ị ga-ebuwanye ibu ọnụ ọgụgụ gị.
እንተ ደኣ ዝያዳ ሓበረታ ደሊካ ፣ ኣብ [email protected].
1.181148
Ya mere , ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ezi ihe n' ụbọchị izu ike .
እምበኣር ብሰንበት ጽቡቕ ምግባር ግቡእ እዩ።
1.180966
Chineke gāgọzi ayi; Nsọtu nile nke uwa gātu kwa egwu Ya.
ኣምላኽ ይባርኸና፣ ብዘሎ ወሰናት ምድሪ ኸኣ ይፍርሃዮ።
1.180911
Nwaanyị ahụ wee sị ya: " Kwuo ka ụmụ m ndị ikom abụọ a nọdụ ala , otu onye n' aka nri gị , otu onye n' aka ekpe gị , n' alaeze gị .
ንሳ ድማ እዞም ክልተ ደቀይ ኣብ መንግሥትኻ ሓደ ብየማንካ ሓደ ብጸጋምካ ኽቕመጡ ግበረለይ!
1.180839
Ma mụ onwe m ga- ekwe ka obi ya kpọchie; ọ gaghịkwa ahapụ ndị m ka ha laa .
ኣነ ግና ልቡ ኸጽንዖ እየ፡ ንሱ ኸኣ ነቲ ህዝቢ ኣይሐድጎን።
1.180838
Na-achọ Alaeze Chineke, Ọ Bụghị Ihe Onwunwe
ስጋዊ ነገራት ዘይኰነስ፡ መንግስቲ ኣምላኽ ድለ
1.180824
24:44 Na ọ sịrị ha: "Ndị a bụ okwu m gwara gị okwu mgbe m na ka ị na, n'ihi na ihe niile a ga-emezu nke na-e dere na iwu nke Moses, na n'akwụkwọ ndị amụma, na na Abụ Ọma banyere m. "
44ንሱ ድማ እዙይ እቲ ምሳኻትኩም እንተለኹ ኣብ ሕጊ ሙሴን ነቢያትን መዝሙርን ብዛዕባይ ዝተጽሓፈ ኽፍጸም ግድን እዩ ኢለ ነጊረኩም ዝነበርኩ ቓለይ እዩ በሎም።
1.180742
2 Chineke agbahapụghi ndi-Ya nke O buru uzọ mara.
2እግዚኣብሔር ነቲ ኣቐዲሙ ዝኃረዮ ሕዝቡ ኣይገደፎን።
1.180626
Otu ihe ahu nke Chineke kwuru n'Isi nkeom nke Opupu, si, Mu onwem bu Jehova Chineke-gi, Onye mere ka i si n'ala ljipt. n'ulo ndi-oru, puta.
ኣብነት ንምርኣይ "ካብ ምድሪ ግብጺ፡ ካብ ቤት ባርነት ዘውጻእኩኻ፡ ኣነ እግዚኣብሄር ኣምላኽካ እየ።
1.180593
Mgbe ha mezuru ihe niile e dere banyere ya , ha si n' elu osisi budata ya ma lie ya n' ili ncheta .
ነቲ ብዛዕባኡ እተጻሕፈ ዘበለ ምስ ፈጸሙ፡ ካብ ዕጨይቲ ኣውሪዶም ኣብ መቓብር ኣእተውዎ።
1.180592
5 Nke a bụ akwụkwọ nke kọrọ akụkọ Adam.
5 መጽሓፍ ታሪኽ ኣዳም እዚ እዩ።
1.180569
okwu ya adịghịkwa n' ime unu , n' ihi na unu ekweghị n' onye ahụ o zitere .
በቲ ንሱ ዝለኣኾ ስለ ዘይኣመንኩም ከኣ ቓሉ ኣባኹም ኣይኃደረን።
1.180354
14 Mgbidi nke obodo ahụ nwekwara nkume ntọala+ iri na abụọ, nweekwa aha iri na abụọ nke ndịozi iri na abụọ+ nke Nwa Atụrụ ahụ n'elu ha.
14 መካበብያ እታ ኸተማ ኸኣ ዓሰርተው ክልተ እምኒ መሰረት ነበሮ፣ ኣብኡ ድማ ዓሰርተው ክልተ ስማት እቶም ዓሰርተው ክልተ ሃዋርያት እቲ ገንሸል ነበረ።
1.18018
A ga-achokọta mba nile n'ihu ya ...
ኵላቶም ሕዝብታት ድማ ኣብ ቅድሚኡ ኺእከቡ እዮም።
1.179738
M wee mee n' ụtụtụ dị nnọọ ka e nyere m n' iwu .
ስለዚ፡ ንግሆ፡ ከምቲ እተኣዘዝክዎ ገበርኩ።
1.179717
Ndị mmadụ niile hụrụ nke a, nyere Chineke otito.
+ ኵሎም እቶም ህዝቢ እውን፡ እዚ ምስ ረኣዩ፡ ንኣምላኽ ኣሞገስዎ።
1.179446
"Ọ bụrụ na ị nọgide n'ime m, okwu m ga-adịgidekwa n'ime gị, rịọ maka ihe ị chọrọ, a ga-emere gị ya
ኣባይ እንተ ነበርኩም፣ ቃለይውን ኣባኻትኩም እንተ ኃደረ፡ እትደልይዎ ዘበለ ትልምኑ እሞ ይኾነልኩም።
1.179357
3:15 N'ezie, ọ bụ Onye chepụtara Life onye igbu gị, Chineke kpọlitere ndị nwụrụ anwụ, onye anyị bụ ndị àmà.
15ነቲ ወሃብ ሕይወት ድማ ቐተልኩምዎ፤ ንእኡ ግና እግዚኣብሔር ካብ ምዉታን ኣተሥኦ፤ ንሕና ኸዓ ነዙይ ምስክር ኢና።
1.179347
Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ካኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል እያ።
1.179346
Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị na-amaghị Chineke na-eme na nzuzo.
እቲ ብኣታቶም ብሕቡእ ዚግበር ንምዝራቡ እኳ ነውሪ እዩ።
1.179312
Ala nke dị n' ihu ya dị ka ogige Iden; ma ala ịkpa nke tọgbọrọ n' efu dị ya n' azụ , ọ dịghịkwa ihe na- agbanahụ ya .
+ ኣብ ቅድሚኡ ዘላ ምድሪ ኸም ገነት* ኤደን እያ፣+ኣብ ድሕሪኡ ዘላ ግና ዝባደመት በረኻ እያ፣ካብኡ ዜምልጥ እውን የልቦን።
1.179211
2 Ná mgbede ahụ, mmadụ abụọ ahụ na-eso ụzọ ya laghachiri Jeruselem.
2 ኣብታ ምሸት እቲኣ፡ እቶም ክልተ ደቀ መዛሙርቲ ናብ የሩሳሌም ተመልሱ።
1.17876
Ọ bụ n' ụzọ eze ka anyị ga- aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị .
ብሃገርካ ኽሳዕ እንሓልፍ፡ ብመገዲ ንጉስ ክንከይድ ኢና።
1.178693
Aga m ekwupụta aha ya n'ihu Nna m na n'ihu ndị mmụọ ozi ya.
ኣብ ቅድሚ ኣቦይን ኣብ ቅድሚ መላእኽቱን ድማ ንስሙ ኽምስክረሉ እየ።
1.178381
Ọtụtụ afọ gara aga, Baịbụl kwuru, sị: 'Chineke aghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.
ኣብ መጽሓፍ ቅዱስ፡ ነቶም ቀደም ዝነበሩ ሰባት እተነግሮም ከምዚ ዚስዕብ ዚብል ጸብጻብ ንረክብ፦ "ምስ እተእዊ ብርግጽ [ኣምላኽ] ጸጋ ኺህበካ እዩ፡ ኪሰምዕ ከሎ ኸኣ ኪመልሰልካ እዩ።
1.178329
Ya mere , Jehova ga na- atụ anya imere unu amara , n' ihi ya ọ ga- ebili imere unu ebere .
"እግዚኣብሄር፡ ጸጋ ምእንቲ ኺህበኩም ኪጽበ፡ ስለዚውን ምእንቲ ኺምሕረኩም ልዕል ኪብል እዩ።
1.178327
29 Jisọs zara sị, "Nke kacha mkpa bụ, 'Nụrụ, Izrel: Onyenwe anyị Chineke anyị, Onyenwe anyị bụ otu.
ብመለኮት፡- "ኦ እስራኤል ስማዕ እግዚኣብሔር ኣምላኽና በይኑ እግዚኣብሔር እዩ።
1.178127
Gịnị mere ụmụ Adam?
ንዘርኢ ኣዳም እንታይ እዩ ኣጋጢምዎም፧
1.17809
N' ezie , ana m asị unu , Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha .
ዓስቦም ከም ዝተቐበሉ ብሓቂ እብለኩም ኣሎኹ።
1.17806
Nwoke ọ bụla n' etiti ụmụ Erọn ga- eri ya .
ካብ ደቂ ኣሮን ተባዕታይ ዝዀነ ዂሉ ይብልዓዮ።
1.177984
16 N'ihi na m ga -egosi ya oke ahụhụ ọ ga -ata n'ihi aha m. "
16ምእንቲ ስመይውን ብዙኅ መከራ ኽቕበል ከም ዝግብኦ ኸርእዮ እየ በሎ።