score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Tigrinya
stringlengths 9
492
|
|---|---|---|
1.247802
|
17 Mb whene ha huru Ya ha we kpọ isi ala nye Ya, ma ufọdu nwere obi abua.
|
17ምስ ረአይዎ ኸዓ ሰገዱሉ፤ ገሊኦም ግና ተጠራጠሩ።
|
1.246432
|
" Jehova bụ́ Chineke ha ga- azọpụta ha n' ụbọchị ahụ dị ka ìgwè atụrụ nke ndị ya; n' ihi na ha ga na- egbuke egbuke n' ala ya dị ka nkume ndị dị n' okpueze .
|
" "ከምቲ አብ ምድሩ ዜንጸባርቕ አእማን አኽሊል እዮም እሞ፣ በታ መዓልቲ እቲአ እግዚአብሄር አምላኾም ንህዝቡ ኸም መጓሰ ኼድሕኖም እዩ"።
|
1.246392
|
Ruo taa , ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na- eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere .
|
ደቆምን ደቂ ደቆምን ክሳዕ እዛ መዓልቲ እዚኣ፡ ከምቲ ኣቦታቶም ዝገበርዎ ይገብሩ ኣለዉ።
|
1.240467
|
N' ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu , ka obiọma na- erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n' ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na- enye iji wetara Chineke otuto .
|
15እዝ ዂሉ ንጥቕምኹም እዩ፤ ምኽንያቱ ብዙኅ ጸጋ ኣብ ብዙኃት ሰባት ክብርክት እንተሎ እቲ ንኽብሪ እግዚኣብሔር ዝዓርግ ምስጋና ኽበዝኅ እዩሞ።
|
1.239496
|
Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
|
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ከኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል እያ።
|
1.238657
|
7 Ha we malite iturita n'etiti onwe -ha, si, Ayi ejighi ob breade achicha.
|
ከምዚ ዝብል ዘሎ እንጌራ ስለ ዘይተማላእና እዩ እናበሉ ከአ ንሓድሕዶም ይዛረቡ።
|
1.23608
|
Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị, na-amị mmịmmị n'ime ụlọ gị.
|
ሰበይትኻ ኣብ ውሽጢ ቤትካ ኸም ፈራይት ወይኒ ኽትከውን።
|
1.235591
|
11:4 Mgbe ahụ, n'elu nụrụ nke a, Jizọs sịrị ha: "Nke a ọrịa abụghị ruo ọnwụ, ma n'ihi na ebube Chineke, nke mere na Ọkpara Chineke ga-asọpụkwara site na ya. "
|
4 የሱስ እዚ ምስ ሰምዐ ግና፡ "እዚ ሕማም እዚ፡ ወዲ ኣምላኽ ብእኡ ምእንቲ ኪኸብር፡ ንኽብሪ ኣምላኽ እዩ እምበር፡ ንሞት ኣይኰነን" በለ።
|
1.235469
|
Nꞌihi na onye ọ bụla na-eme ihe Nna m bi nꞌeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."
|
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።
|
1.229231
|
Mee ihe dị mma n' anya gị .
|
ኣብ ኣዒንትኹም ጽቡቕን ቅኑዕን ዝመሰለኩም ግበሩኒ።
|
1.228333
|
N'ihi na ihe nile di n'ihi unu, ka amara, ebe o riri nne site n'aka ndi ka n'ọnu-ọgugu, ka o we me ka ikele-ekele babiga ókè rue ebube nke Chineke.
|
15እዝ ዂሉ ንጥቕምኹም እዩ፤ ምኽንያቱ ብዙኅ ጸጋ ኣብ ብዙኃት ሰባት ክብርክት እንተሎ እቲ ንኽብሪ እግዚኣብሔር ዝዓርግ ምስጋና ኽበዝኅ እዩሞ።
|
1.228081
|
7 Jisus zara ya, si, I mataghi ihe m'mere ub͕u a, ma i ghaghi ighọta ya.
|
7 የሱስ ከኣ፡ "እቲ ኣነ ዝገብሮ ዘለኹ፡ ሕጂ ኣይትርድኦን ኢኻ፣ ድሕርዚ ግና ክትርድኦ ኢኻ" ኢሉ መለሰሉ።
|
1.227261
|
Na ha na-asọpụrụ Chineke, site na-ekwu, "Anyị ahụtụbeghị ihe dị ka nke a."
|
ስለዙይ ድማ ዂሎም ተደነቑ እሞ ከምዙይ ዝበለ ከቶ ኣይረአናን እናበሉ ንእግዚኣብሔር ኣመስገኑ።
|
1.226823
|
Ma ọ bụrụ na ọ bụ na-erughị eru, udo gị ga-alọghachikwutekwa unu.
|
እንተ ዘየልዩ ግና ሰላምኩም ናባኻትኩም ክምለስ እዩ።
|
1.226151
|
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
|
ኣብቲ ገዛ ኣቦይ ክህሉ ኸም ዝግብአኒዶ ኣይትፈልጡን ኢኹም?
|
1.224666
|
51:56 m kere ihe a kpọrọ mmadụ na jinn ma e wezụga na-efe Me .
|
"ጋኔንንና (አጋንንት) ሰብን ክግዙ እለይ እምበር ንካልእ አይፈጠርኩዎምን"
|
1.224515
|
Ma Jefta gwara ha , sị: " Mụ na ndị m na ụmụ Amọn sere ezigbo okwu .
|
2 ይፍታሕ ድማ ከምዚ በሎም፦ "ኣነን ህዝበይን ምስ ዓሞናውያን ኣብ ብርቱዕ ቃልሲ ኢና ኔርና።
|
1.224508
|
Na ndị niile bi n'elu ụwa ga -akpọ isiala nye ya, ndị edeghị aha ha n'akwụkwọ nke ndụ of Nwa atụrụ ahụ gburu site na ntọala nke ụwa.
|
"እቶም፡ ካብ ምስራት ዓለም ጀሚሩ ስሞም ኣብቲ ናይቲ እተሐርደ ገንሸል መጽሓፍ ህይወት ዘይተጻሕፈ፡ ኣብ ምድሪ ዚነብሩ ዅላቶም ኪሰግዱሉ እዮም።
|
1.222251
|
Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n' ala dị iche iche ?
|
ኣነን ኣቦታተይን ንዂሎም ህዝብታት ሃገራት ዝገበርናዮምዶ ኣይፈለጥኩምን?
|
1.2216
|
N' ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ , otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ , gị Juda .
|
ኦ ይሁዳ፡ ኣማልኽትኻ ኸም ከተማታትካ ብዙሓት ኰይኖም እዮም እሞ፡
|
1.221491
|
Ha bụ ndị agọziri agọzi, ndị bi n'ụlọ gị
|
ኣብ ቤትካ ዝነብሩ ብፁዓን እዮም
|
1.221337
|
Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ nꞌokwukwe ha.[12] Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
|
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ከኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል እያ።
|
1.220865
|
N' ihi na mgbe ha gbutere azụ̀ ndị ahụ , o juru ya na ndị niile ha na ya nọ anya ,
|
እዚ ኸአ ንሱን ኩሎም እቶም ምስኡ ዝነበሩን በቲ ኺገፉ ኸለዉ ዝኃዝዎ ዓሣ ስለ ዝተገረሙ እዩ።
|
1.220613
|
" Onye ahụ nke na- agba àmà banyere ihe ndị a na- asị , ' Ee; ana m abịa ọsọ ọsọ .
|
እቲ ነዚ ነገርዚ ዚምስክር፡ እወ፡ ቀልጢፈ እመጽእ አሎኹ፡ ይብል አሎ።
|
1.219891
|
Dị ka mba ndị Jehova na- ebibi n' ihu unu , otú ahụ ka unu ga- ala n' iyi , n' ihi na unu egeghị ntị n' olu Jehova bụ́ Chineke unu .
|
ቃል እግዚኣብሄር ኣምላኽኩም ስለ ዘይሰማዕኩም፡ ከምቶም እግዚኣብሄር ካብ ቅድሜኹም ዘጥፍኦም ህዝብታት፡ ከምኡ ኽትጠፍኡ ኢኹም።
|
1.218921
|
Ha wee jiri ụgbọ mmiri gawa naanị ha n' ebe ndị mmadụ na- adịghị anọkarị .
|
ንሳቶም ከኣ ንበይኖም ብጃልባ ናብ ጽምዊ ቦታ ኸዱ።
|
1.218005
|
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
|
ኣብቲ ናይ ኣቦይ ዘበለ ክኸውን ከም ዚግብኣኒዶ ኣይትፈልጡን ኢኹም፧ በሎም
|
1.21722
|
Ọ bụ na Ọ bụghị Chineke nke ndị Jentaịl?
|
ናይ ኣሕዛብውን ኣምላኽዶ ኣይኮነን?
|
1.217201
|
9 ma o nweghi ihe dị iche n'etiti anyị na ha, ebe o jiri okwukwe mee ka obi ha dị ọcha.
|
9ልቦም ብእምነት ስለ ዘንጽሀ ኣብ መንጎናን ኣብ መንጎኣቶምን ሓንቲ እኳ ኣይፈላለየን።
|
1.216604
|
Si n'ala Kitim, nke a ka e kpughere ha.
|
ካብ ምድሪ ኪቲም ተገልጸሎም።
|
1.216338
|
Fero wee sị: " Mụ onwe m ga- ahapụ unu , unu ga- achụkwara Jehova bụ́ Chineke unu àjà n' ala ịkpa .
|
ፈርኦን ከኣ፡ ንእግዚኣብሄር ኣምላኽኩም ኣብ በረኻ ኽትስውኡሉ ኽሐድገኩም እየ።
|
1.216241
|
Ohu nke m!
|
ረዳእየይ ግን .
|
1.215929
|
N'ihi na onye ọ bula nke g shallme ihe Nnam Nke bi n'elu igwe, ya onwe ya bu nwa-nnem nwoke, na nwannem nwanyi, na nnem.
|
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።
|
1.215789
|
Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n'okpuru elu-igwe:
|
ንኹሉ ዘዘመኑ ኣለዎ፡ ኣብ ትሕቲ ሰማይ ንዘሎ ኹሉ ነገር ከአ ገጊዚኡ ኣለዎ።
|
1.215204
|
Otú ọ dị , adịghị m anabata àmà nke si n' aka mmadụ , kama m na- ekwu ihe ndị a ka e wee zọpụta unu .
|
እዚ ግና ንስኻትኩም ምእንቲ ኽትድኅኑ ኢለ እየ ዝብሎ ዘሎኹ እምበር ኣነስ ምስክር ሰብ ዝቕበል ኣይኮንኩን።
|
1.215041
|
8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
|
8ንጹሃት ልቢ ብፁዓን እዮም፤ ንእግዚኣብሔር ክርእይዎ እዮም እሞ።
|
1.214851
|
Taa, o buru na unu anu olu ya,
|
"ዛሬ ድምጹን ብትሰሙ፣
|
1.214775
|
Dupụtụnụ ya n' udo , ka o wee bịakwute m n' ebe a , n' ihi na mụ na ụmụnna na- eche ya .
|
ምስቶም ኣሕዋት እጽበዮ ኣለኹ እሞ፡ ናባይ ምእንቲ ኺመጽእ፡ ብሰላም ኣፋንውዎ።
|
1.214536
|
Otú ọ dị , site ugbu a gaa n' ihu , Nwa nke mmadụ ga- anọdụ ala n' aka nri dị ike nke Chineke .
|
ወዲ ሰብ ግና ካብ ሕጂ ኣብ የማን ሓይሊ ኣምላኽ ኪቕመጥ እዩ፡ በሎም።
|
1.2144
|
Onye nwe gi bu onye ogwu gi.
|
ይርድኦ እዩ እኮ እቲ ጐይታካ
|
1.213973
|
E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
|
ኣነውን ካብ ምድሪ ልዕል ምስ በልኩ፡ ንዅሉ ናባይ ክስሕቦ እየ።
|
1.2127
|
" Nwa nke mmadụ , dee aha ụbọchị a , ụbọchị taa .
|
ኣታ ወዲ ሰብ፡ ነዛ መዓልቲ እዚኣ ስም እዛ መዓልቲ እዚኣ ጽሐፍ።
|
1.212202
|
3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
|
3 ብርሃንካን ሓቅኻን ልኣኽ።
|
1.210361
|
N' ihi na onye ọ bụla nke na- eme uche Nna m nke bi n' eluigwe , onye ahụ bụ nwanne m nwoke , na nwanne m nwaanyị , na nne m .
|
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።
|
1.209917
|
N' ụbọchị ahụ , obi ndị dike nke Moab ga- adị ka obi nwaanyị ime na- eme .
|
በታ መዓልቲ እቲኣ ኸኣ ልቢ እቶም ጀጋኑ ኤዶም ከም ልቢ ቅልውላው ዝሓዛ ሰበይቲ ኪኸውን እዩ።
|
1.209325
|
30 Ub͕u a ayi nāmata na I matara ihe nile, na ọ dighi kwa Gi nkpà ka onye ọ bula jua Gi: nka ka ayi ji kwere na I siri n'ebe Chineke nọ puta.
|
Tigr 30ንስኻ ዂሉ ኸም እትፈልጥ ሓደኳ ኽጥይቐካ ከም ዘየድልየካ ሕዚ ፈሊጥና፤ በዙይ ድማ ካብ እግዚኣብሔር ከም ዝመጻእኻ ኣሚንና ኣለና በልዎ።
|
1.209143
|
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
|
ስለዚ ኣቱም ኣኅዋትና ካባኻትኩም ብጽቡቕ ዝተመስከረሎም መንፈስን ጥበብን ዝመልኦም ሾብዓተ ሰብኣይ ኅረዩ፤ ነዚ ጉዳይ እዚ ኸኣ ክንምዝዞም።
|
1.209003
|
Ọ zara na nzaghachi: "Osisi ọ bụla nke Nna m nke Elu-igwe na-akụghị, a ga-efopụ ya.
|
ንሱ ኸኣ፡ "ሰማያዊ ኣቦይ ዘይተኸሎ ዘበለ ተኽሊ ኺምንቈስ እዩ።
|
1.208052
|
48 Unu onwe -unu bu ndi -àmà nke ihe ndia.
|
48 ናይዚ ነገራትዙይ መሰኻኽርውን ንስኻትኩም ኢኹም።
|
1.20722
|
Onye ọ bụla nke na- eme uche Chineke , ọ bụ ya bụ nwanne m nwoke na nwanne m nwaanyị na nne m .
|
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።
|
1.206699
|
M bịakwutekwara unu n' adịghị ike na n' egwu na n' oké ịma jijiji;
|
3 ብድኻምን ብፍርሃትን ብብዙሕ ምንቅጥቃጥን ድማ እየ ዝመጻእኩኹም፣
|
1.205978
|
Mb͕e ahu ka ndi ezi omume gēnwupu dika anyanwu n'ala-eze nke Nna-ha.
|
" ሽዑ ጻድቃን ኣብታ መንግስቲ ኣቦኦም ከም ጸሓይ ኪበርሁ እዮም።
|
1.205815
|
Gebriel gara n'ihu ịkọwa, sị: 'Nwata ahụ ga-abụ onye ukwu, a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Chineke Kasị Ihe Niile Elu.
|
ንሱ ዓብዪ ኪኸውን፡ ወዲ እቲ ልዑል እውን ኪብሃል እዩ፣ .
|
1.204491
|
Ma ndị nile bụ ụmụ Chineke ga-enwụ dị ka anyanwụ nꞌime alaeze Nna ha.
|
ጻድቃን ግና ኣብታ መንግሥቲ ኣቦኦም ከም ፀሓይ ክበርሁ ክደምቑ እዮም ይብል።
|
1.204361
|
Ebe unu gbachiri nkịtị , ùnu pụrụ ikwu okwu banyere ezi omume ?
|
58 ስቕ ኢልኩም ከለኹምሲ፡ ብዛዕባ ጽድቂ ኽትዛረቡዶ ትኽእሉ ኢኹም፧+
|
1.204171
|
17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ ime uche Chineke, ọ ga -amara ma ozizi a o sitere na Chineke ka ọ bụ ma m na -ekwu ya n'ike m.
|
Tigr 17ፍቓዱ ኽገብር ዝደሊ እንተልዩ ትምህርተይ ካብ እግዚኣብሔር እምበር ካባይ ከምዘይ ኮነ ኽፈልጥ ይኽእል እዩ።
|
1.203886
|
Ọ̀ bụ na a kọbereghị unu ya site ná mmalite ?
|
ካብ መጀመርታዶ ኣይተነግረኩምን፧
|
1.203655
|
' Amaara m ihe ndị ị na- eme , na ị jụghị oyi , i kpoghịkwa ọkụ .
|
"ዝሑል ወይስ ምዉቕ ዘይምዃንካ፡ ግብርኻ እፈልጥ አሎኹ።
|
1.203592
|
E mesịa , Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n' elu osisi ise , ha kwụgidere n' elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede .
|
ድሕርዚ እያሱ ወቒዑ ቐተሎም፡ ኣብ ሓሙሽተ ኦም ሰቐሎም፡ ክሳዕ ምሸት ከኣ ኣብተን ኣእዋም ተሰቒሎም ወዐሉ።
|
1.203591
|
Ha na- aṅụrị ọṅụ n' ihi aha gị ogologo ụbọchị dum ,
|
ብስምካ ምሉእ መዓልቲ ይሕጐሱ፣ ብጽድቅኻውን ልዕል ይብሉ።
|
1.203585
|
Nke a ghọrọ ihe a maara na Jọpa niile , ọtụtụ ndị ghọkwara ndị kweere n' Onyenwe anyị .
|
እዚ ኣብ ኲላ ዮጴ ተፈልጠ፡ ብዙሓት ከኣ ብጐይታ ኣመኑ።
|
1.203002
|
Nꞌihi na o juru Pita na ndị ya na ha so anya ịhụ ọtụtụ azụ ndị a ha gbutere.
|
እዚ ኸአ ንሱን ኩሎም እቶም ምስኡ ዝነበሩን በቲ ኺገፉ ኸለዉ ዝኃዝዎ ዓሣ ስለ ዝተገረሙ እዩ።
|
1.202893
|
5 M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n'ime ya nakwa n'azụ ya+ n'aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n'ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.
|
1ኣብ የማን እቲ ኣብ ዙፋን ተቐሚጡ ዘሎ ድማ ብዉሽጡን ብደጊኡን ዘተጽሓፈ ብሸዉዓተ ማኅተም ዘተኃትመ ጥቕሉል መጽሓፍ ረአኹ።
|
1.202782
|
Igbe ọgbụgba ndụ nke Onyenwe ụwa dum na- aga n' ihu unu ka ọ banye Jọdan .
|
እንሆ፡ እቲ ናይ ጐይታ ዅላ ምድሪ ታቦት ኪዳን ቀቅድሜኹም ናብ ዮርዳኖስ ይሐልፍ።
|
1.201838
|
"Ndị Izrel na unu ndị na -atụ egwu Chineke, geenụ ntị.
|
"ኣቱም ሰባት፡ ኣቱም ሰብ እስራኤልን ንኣምላኽ እትፈርሁን፡ ስምዑ።
|
1.201502
|
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
|
ከምዚ ድማ በሎም ፣ "ሓደ ሰብኣይ ክልተ ደቂ ነበርዎ።
|
1.20142
|
N' oge ahụ , ndị ezi omume ga- enwu gbaa dị ka anyanwụ n' alaeze nke Nna ha .
|
" ሽዑ ጻድቃን ኣብታ መንግስቲ ኣቦኦም ከም ጸሓይ ኪበርሁ እዮም።
|
1.201309
|
2 N'ihi na ozi ọma bịakwutere anyị dị ka ọ bịakwara ha, mana ozi ha nụrụ abaghị ha uru, maka na ejikọghị ha n'okwukwe na ndị gere ntị.
|
ንኣናውን ከምቲ ንኣታቶም ብስራት ተኒጊሩልና አሎ እሞ፡ እቲ ዝሰምዕዎ ቓል ምስቶም ሰማዕቱ ብእምነት ስለ ዘይሐበረ ግና፡ ኣይጠቐሞምን።
|
1.201162
|
Ma ọ bụ gịnị ka mmadụ ga -enye n'ọnọdụ mkpụrụ obi ya?
|
ሰብከ ቤዛ ነፍሱ እንታይ ምሃበ?
|
1.200987
|
Ọbụna Setan maara nke ahụ.
|
ሰይጣን እውን ከይተረፈ ነዚ ይፈልጦ እዩ።
|
1.200875
|
Obi ụtọ na-adịrị ndị na-ahụghị ihe ma kweta.
|
እቶም ከይርአዩ ዝአምኑ ብጹአት እዮም።
|
1.2004
|
onye nna-ayi-hà nāchọghi iṅa nti, kama ha nupuru ya n'ebe ha nọ, we laghachi azu n'Ijipt n'obi-ha,
|
ንእኡ ኣቦታትና ኣበይዎ እምበር፡ ኪእዘዝዎ ኣይደለዩን፡ ብልቦምውን ናብ ግብጺ ተመልሱ።
|
1.200109
|
Jehova bụ onye ezi omume n' ụzọ ya niile ,
|
"እግዚኣብሄር ብዅሉ መገዱ ጻድቕ እዩ።
|
1.200073
|
Site na nka ayi kwere na i siri na Chineke puta."
|
በዚ ድማ፡ ካብ ኣምላኽ ከም ዝመጻእካ ንኣምን ኢና" በልዎ።
|
1.200048
|
34 Ma àmà nke Mu onwem nānara esighi n'ọnu madu puta: otú ọ di, ihe ndia ka M'nēkwu, ka ewe zọputa unu.
|
እዚ ግና ንስኻትኩም ምእንቲ ኽትድኅኑ ኢለ እየ ዝብሎ ዘሎኹ እምበር ኣነስ ምስክር ሰብ ዝቕበል ኣይኮንኩን።
|
1.199976
|
Ya mere , Manoa sịrị nwunye ya: " Anyị ga- anwụ , n' ihi na ọ bụ Chineke ka anyị hụrụ .
|
ማኖኣ ድማ ንሰበይቱ፡ ንኣምላኽ ርኢናዮ ኢና እሞ፡ ብርግጽ ክንመውት ኢና፡ በላ።
|
1.199627
|
Jizọs mụtara ihe n'aka Nna ya ruo ọtụtụ ijeri afọ.
|
የሱስ ብቢልዮናት ንዚቝጸር ዓመታት ካብ ኣቦኡ ተማሂሩ እዩ።
|
1.199581
|
Ha ekwetaghị na Jizọs, bụ́ Ọkpara Chineke, bụ Mesaya.
|
ነቲ ወዲ ኣምላኽ ዝዀነ የሱስ ከም መሲሕ ኣይተቐበልዎን።
|
1.199499
|
6:3 Na unu amaghị na anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi?
|
3ንመላእኽቲ ኸም እንፈርድዶ ኣይትፈልጡን ኢኹም?
|
1.19909
|
5 Nke a bụ akwụkwọ nke kọrọ akụkọ Adam.
|
5 መጽሓፍ ታሪኽ ኣዳም እዚ እዩ።
|
1.199059
|
N'ihi na eziwo kwa ayi ozi ọma, ọbuná dika ezi-kwa-ra ha: ma okwu nke ha nuru abaraghi ha urù, n'ihi na ejighi okwukwe tunyere ha na ndi nuru n'ezie.
|
ንኣናውን ከምቲ ንኣታቶም ብስራት ተኒጊሩልና አሎ እሞ፡ እቲ ዝሰምዕዎ ቓል ምስቶም ሰማዕቱ ብእምነት ስለ ዘይሐበረ ግና፡ ኣይጠቐሞምን።
|
1.197853
|
Na ihe niile a, na ọ bụ nnukwu n'ọnụ ghere oghere dị n'etiti anyị na unu, na ndị na-chọrọ agafe si ebe a iji gị ka ị ghara ịnọ n'ebe ahụ na ma ọ bụ onye ọ bụla si n'ebe-enwe ike bịa anyị.
|
ምስናይ እዚ ዅሉ ድማ፡ እቶም ካብዚ ናባኻትኩም ኪሓልፉ ዚደልዩ ኸይክእሉ፡ ካብኡ እውን ናባና ኸይሳገሩስ፡ ኣብ መንጎናን ኣብ መንጎኹምን ዓብዪ ጋግ ተገይሩ ኣሎ' በሎ።
|
1.197487
|
Mee Ka M Mara Ụzọ Gị 89.
|
ጐደናታትካ ኣፍልጠኒ 89.
|
1.197043
|
ọ ga- achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi , alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ .
|
ንሱ ኣብ ቤት ያእቆብ ንዘለኣለም ኪነግስ እዩ፡ መንግስቱ ኸኣ መወዳእታ የብላን።
|
1.195604
|
Ndị a bụkwa mmụọ asaa nke Chineke.
|
ንሳቶም እቶም ሾብዓተ መናፍስቲ ኣምላኽ እዮም።
|
1.195595
|
o wee sị: " N' otu obodo , e nwere otu ọkàikpe nke na- adịghị atụ egwu Chineke , nke na- adịghịkwa akwanyere mmadụ ùgwù .
|
"ኣብ ሓንቲ ኸተማ፡ ንኣምላኽ ዘይፈርህ፡ ንሰብ ድማ ዘይሓፍር ሓደ ፈራዲ ነበረ።
|
1.195322
|
Otu a kwa ka mụ onwe m bụ Nwa nke mmadụ ga-esi hụọ ahụhụ site nꞌaka ha."
|
ወዲ ሰብ እውን፡ ከምኡ ብኣታቶም መከራ ኺጸግብ እዩ" ኢሉ መለሰሎም።
|
1.195211
|
agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha , ee , ndị niile na- akparị m agaghị ahụ ya .
|
ነታ ነቦታቶም ዝመሐልኩሎም ምድሪ ከኣ ኣይርእይዋን፡ ካብቶም ዝነዐቑኒውን ሓደ እኳ ኣይርእያን።
|
1.194822
|
na enyi eröl.
|
v ክቡር ሆይ !
|
1.194817
|
Unu onwe unu , na- ebukọtanụ mmanya na mmanụ , na- aghọkwanụ mkpụrụ osisi na- amị n' oge okpomọkụ ma na- awụnye ha n' arịa unu , birikwanụ n' obodo ndị unu weghaara .
|
ንስኻትኩም ግና ወይንን ፍረታት ሓጋይን ዘይትን ኣክቡ፣ ኣብ ኣቕሑኹም ድማ ኣንብርዎ እሞ ኣብተን ዝሓዝኩምወን ከተማታት ተቐመጡ።
|
1.194314
|
A sị na Adam rubeere Chineke isi, ọ gaara adị ndụ ebighị na paradaịs.
|
ኣዳም ንኣምላኽ ኪእዘዝ እንተ ዚመርጽ፡ ኣብ ገነት ንዘለኣለም ኪነብር ምኸኣለ ነይሩ።
|
1.194279
|
5 N'ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè, ụmụ nke ehihie.
|
5 ከመይሲ፡ ኵላትኩም ደቂ ብርሃንን ደቂ መዓልትን ኢኹም።
|
1.194257
|
M wee garuo onye amụma nwaanyị ahụ nso , o wee tụrụ ime , ka oge na- aga , ọ mụrụ nwa nwoke .
|
ኣብታ ነብይት ከኣ ቀረብኩ፡ ንሳውን ጠነሰት ወዲ ኸኣ ወለደት።
|
1.193953
|
Emela ka m daa ogbenye , enyekwala m akụnụba .
|
"ድኽነትን ሃብትን ኣይትሀበኒ።
|
1.193337
|
Ma ọ bụ gịnị ka mmadụ ga -enye n'ọnọdụ mkpụrụ obi ya?
|
ሰብከ በጃ ነፍሱ እንታይ ምሃበ።
|
1.193303
|
19 Ọ̀ bụ na Mozis enyeghị unu Iwu ahụ?+ Ma ọ dịghị onye n'ime unu na-erube isi n'Iwu ahụ.
|
19 ሙሴዶ ሕጊ ኣይሀበኩምን እዩ፧ ካባኻትኩም ሓደ እኳ ነቲ ሕጊ ዚገብሮ የልቦን።
|
1.193217
|
Abụ m onye mbụ na onye ikpeazụ, 18 na nke dị ndụ.
|
እቲ ቐዳማይን እቲ ዳኅረዋይን 18እቲ ሕያውን ኣነ እየ።
|
1.193139
|
Jụọ onwe gị ajụjụ a: "Onye bụ onye na-agba ụdọ onye mere mkpọtụ n'ụlọ gị ??
|
ሕተቱ ከኣ ኢኹም ንገዛኹም ኣየናይ እዩ ዝቐረበ።
|
1.192975
|
Kama e nwere ndị Juu ụfọdụ ndị si n' ógbè Eshia bịa ,
|
ካብ እስያ ዝመጹ ገለ ኣይሁድ ግና ነይሮም እዮም፣
|
1.192464
|
Ọ maara ihe nzuzo nke obi unu nile.
|
ንሱስ ምስጢራት ልቢ ይፈልጥ እዩ።
|
Igbo-Tigrinya_Sentence-Pairs Dataset
This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.
This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1
Metadata
- File Name: Igbo-Tigrinya_Sentence-Pairs
- Number of Rows: 101632
- Number of Columns: 3
- Columns: score, Igbo, Tigrinya
Dataset Description
The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:
score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).Igbo: The first sentence in the pair (language 1).Tigrinya: The second sentence in the pair (language 2).
This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.
References
Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:
[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017
[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.
[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018
[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.
[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.
[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.
[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.
[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB
[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.
[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages
- Downloads last month
- 21