score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Rundi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.19726
|
Obugh na Kraist aghagh ihu ahuhu ndia, na iba nebube ya?
|
(None ntikwari ko ngo Kristu arinde ayo magorwa yose, kugira ngo ashikire ubuninahazwa bwiwe ?)
|
1.19697
|
Ya mere , ọ bụrụ na i fee m ofufe , ha niile ga- abụ nke gị .
|
Niwapfukama rero imbere yanje, buzoba rwawe bwose."
|
1.196837
|
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .
|
Yemwe bagabo, mugume mukunda abagore banyu kandi ntimubagirire ishavu ry'umururazi.
|
1.196777
|
Tụlee uru nke ahụ baara Adam.
|
Rimbura ico ivyo vyasobanura kuri Adamu.
|
1.196694
|
'Mary,' o kwuru, sị, 'oleekwa otú nke a bịakwute gị?'
|
Mariya ati: 'Ivyo bishoboka bite?
|
1.196573
|
(Zefanaya 2:3) Olee mgbe ọ ga-eme ya?
|
(Zefaniya 2:3) None ivyo bizoba ryari?
|
1.196311
|
Ọ dịghị onye ọ bụla maara onye Nwa ahụ bụ ma ọ bụghị Nna, mọbụ onye Nna ahụ bụ ma ọ bụghị Nwa ahụ, na onye ọ bụla nke Nwa ahụ chọrọ ikpughere ya."
|
Kandi ntawe uzi Se keretse Umwana w'Imana , n'umuntu wese uwo Mwana ashatse kuyimenyesha"
|
1.196242
|
Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n' ụwa n' anya .
|
Ntimugakund'isi canke ibiri mw'isi.
|
1.196148
|
2 O nwere ike ịbụ na ị nụtụla banyere Jizọs Kraịst n'agbanyeghị na o ruola ihe dị ka puku afọ abụọ o biri n'ụwa.
|
2 Ushobora kuba umaze kwumva ivyerekeye Yezu Kristu, naho haciye nk'imyaka 2.000 abaye kw'isi.
|
1.196105
|
Ọ̀ bụ na anyị ejegharịghị n' otu mmụọ ahụ ?
|
Ntitwagendeye muri Mpwemu umwe?
|
1.1961
|
O wee sị ha: " Ọ̀ bụ na unu agụbeghị ihe Devid mere mgbe agụụ gụrụ ya na ndị ikom so ya ?
|
Yezu na we abishura ati: "Ntimwigeze musoma ivyo Dawudi yakoze igihe yari yaburaniwe, ashonje, we n'abo bari kumwe?
|
1.196034
|
N'ihi na n'ihe pere mpe na-egosi na ị bụ onye kwesịrị ntụkwasị obi, nwee ike ọchịchị obodo iri. '
|
Ko werekanye ko uri umwizigirwa mu kintu gitoyi cane, nugire ububasha ku bisagara cumi.'
|
1.195978
|
Mgbe ahụ, ị ga na-eje ije n'ụzọ gị n'obi iru ala, ọbụna ụkwụ gị agaghị akpọ n'ihe ọ bụla.
|
Aho ni ho uzogenda mu mutekano mu nzira yawe, mbere n'ikirenge cawe ntikizotsitara ku kintu na kimwe."
|
1.195941
|
""Ị ga-amarakwa eziokwu ahụ, eziokwu ga-eme ka ị gbapụrụ iche.""
|
Kandi muzomenya ukuri, kand'ukuri kuzobaha kwidegemvya " (Yohana 8:31-32).
|
1.19585
|
"Àgwà Ya Ndị A Na-apụghị Ịhụ Anya Ka A Na-ahụ nke Ọma"
|
'Kamere zayo zitaboneka ziribonekeza neza'
|
1.19579
|
Ị̀ na-ejikarị ụgwọ?
|
Woba wama mu madeni?
|
1.195773
|
Jon: Echere m na ọ bụ Chineke.
|
Yohani: Ndumva ari Imana.
|
1.19574
|
Mach 2014 _ Ihe Chineke Meere Gị
|
Ntwarante 2014 _ Ivyo Imana imaze kugukorera
|
1.195615
|
N'ihi na nkwa ahụ dịịrị gị na ụmụ gị na ndị niile nọ ebe dị anya, onye ọ bụla Onye -nwe Chineke anyị na -akpọ onwe ya. "
|
Mugukira kwawe , ugira amasezerano ava ku Mana, ku bana bawe n'abawe bose n'abari kure bose bahamagawe n'Umwami Imana.
|
1.195596
|
O gosiri ha aka ya na ụkwụ ya.
|
Akivuga ivyo, abereka ibiganza n'ibirenge vyiwe.
|
1.195413
|
N' ihi na olee ihe jikọrọ ezi omume na mmebi iwu ?
|
Kuko, ubugororotsi n'ubugarariji bihuriye ku ki?
|
1.1954
|
Ha sịrị ya, "Ogbe beredi asaa na azụ ole na ole."
|
Abigishwa bavuga bati: "Indwi, hamwe n'udufi dukeyi."
|
1.195397
|
Onye ọ bụla wedara onwe ya ala dị ka nwantakịrị bụ onye dịkarịsịrị ukwuu nꞌalaeze eluigwe.
|
Uwicisha bugufi nk'umwana, uwo ni we usumba abandi mu Ngoma y'ijuru.
|
1.195396
|
Ma nke ahụ bụ iwu mbụ.
|
Iryo bwirizwa rya kera,
|
1.195317
|
(Matiu 24:7) Ndị nnyocha na-ekwu na ihe oriri a na-emepụta amụbawo nke ukwuu n'ime afọ 30 gara aga.
|
(Matayo 24:7) Abashakashatsi bavuga ko umwimbu w'ibifungurwa wongerekanye cane muri iyi myaka 30 iheze.
|
1.195289
|
Otu nꞌime mmụọ ozi asaa ahụ wụsara ihe dị nꞌefere ha ji bịakwutere m sị m, "Soro m ka m gosi gị nwagbọghọ ahụ bụ nwụnye Nwa atụrụ ahụ."
|
Hanyuma umwe wo muri ba bamarayika indwi bari bafise ibikombe indwi vyuzuyemwo ivyago indwi araza, ambwira ati: " Ingo ndakwereke umugeni, ari we mukenyezi w'umwana w'Intama.
|
1.195264
|
33 Umu-ntakiri, ọ fọduru nwa oge Mu na unu gānọ.
|
33 Bana bato, ndacari kumwe namwe akanya gato.
|
1.195094
|
DRAW CLOSE TO GOD "Olee nke Bụ́ nke Mbụ n'Ime Ihe Niile E Nyere n'Iwu?
|
DRAW CLOSE TO GOD "Ni irihe tegeko riza imbere y'ayandi yose?"
|
1.194954
|
anyi bu ndi nke ya, anyi bukwa igwe aturu ya.
|
Turi ingabo ziwe, turi intama zo mu busho bwiwe.
|
1.194954
|
anyi bu ndi nke ya, anyi bukwa igwe aturu ya.
|
turi ingabo ziwe, turi intama zo mu busho bwiwe.
|
1.194874
|
Ọbụna Setan maara nke ahụ.
|
Shetani ibi irabizi.
|
1.194838
|
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga -abịarukwa unu nso.
|
Nimwiyegereze Imana, na yo izobegera.
|
1.194809
|
2 Ọ bụghị nanị ụmụaka na-ajụ ajụjụ.
|
2 Abana si bo bonyene babaza ibibazo.
|
1.194803
|
Mmehie 'batara n'ụwa' mgbe ha kpachaara anya nupụrụ Onye kere ha isi.
|
Igicumuro "cinjiye mw'isi" igihe bagambararira Umuremyi wabo n'ibigirankana.
|
1.194784
|
63 Jizọs buru amụma gbasara oge ikpeazụ, sị: "Ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem [nke nọchiri anya ọchịchị Chineke] ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka nke ndị mba ọzọ ga-ezu.
|
63 Ku bijanye n'ibintu vyobaye mu misi ya nyuma, Yezu yavuze ati: "Yeruzalemu hazohonyangwa n'amahanga, kugeza ibihe vyashinzwe vy'amahanga birangutse."
|
1.194754
|
E nwekwara osisi oliv abụọ dị n' akụkụ ya , otu dị n' aka nri nke ọkwá ahụ , otu dị n' aka ekpe ya .
|
Imfuruka igororotse igizwe n'imirongo ibiri igororotse, umwe utambitse undi uhagaze.
|
1.194752
|
"Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A"
|
"Nimwumve inzozi narose"
|
1.194725
|
Onye nọkwasịrị nꞌelu ya bụ onye a kpọrọ aha ya Onye kwesịrị ntụkwasị obi na Onye eziokwu.
|
Kandi uwari ayicayeko yitwa Mwizigirwa na Munyakuri."
|
1.194663
|
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
|
Ni kuki munyita ngo Mukama, Mukama, kandi mudakora ico mvuga?
|
1.194655
|
o wee sị: " N' otu obodo , e nwere otu ọkàikpe nke na- adịghị atụ egwu Chineke , nke na- adịghịkwa akwanyere mmadụ ùgwù .
|
Agira ati: "Mu gisagara kimwe hariho umucamanza umwe atatinya Imana akaba kandi atubaha umuntu.
|
1.194607
|
Gịnị mere Agba Ochie na Agba Ọhụrụ ji dị Ndị Kraịst mkpa?
|
Kubera iki abakirisu bakeneye Isezerano rya kera be n'Isezerano rishasha?
|
1.19457
|
Ihe a ha kwuru ò juru gị anya ma ọ bụdị wee gị iwe?
|
Ivyo vyoba bigutangaje canke mbere bigushavuje?
|
1.194467
|
5 N'ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè, ụmụ nke ehihie.
|
5Nobona inywe inywena muba bana b'omushana.
|
1.194377
|
Olee otú otu nwa Chineke bụ́ mmụọ nke dị ike si ghọọ Setan bụ́ Ekwensu?
|
Umwana w'Imana afise ububasha yahindutse gute Shetani wa Mubesheranyi?
|
1.19437
|
Olee otú Setan si eme ka ụwa na-adọ anyị akpịrị?
|
Ni gute Shetani atuma iyi isi isa n'iyikwegera?
|
1.19416
|
Ngwá ọgụ ọ bụla a ga- akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma , ire ọ bụla nke ga- ekwu okwu megide gị n' ikpe ka ị ga- ama ikpe .
|
AccueilNta co kurwanisha bacuriye kukurwanya kizogira ico kimara; kand' ururimi rwose ruzoguhagurukira kukuburanya, uzorutsinda.
|
1.194067
|
Ewepụla ihu gị n' ebe m nọ n' ụbọchị m nọ n' oké ihe isi ike .
|
"Uze untabaze ku musi w'amagorwa,
|
1.194031
|
18 "Agaghị m ahapụ gị dị ka ụmụ mgbei; A ga m abiakwute gi.
|
18 Sinzobasiga nk'impfuvyi, nzoza kuri mwebwe.
|
1.193994
|
Chineke chụpụrụ ha na Paradaịs ahụ ha bi.
|
Imana yaciye ibakura mw'Iparadizo babamwo.
|
1.193953
|
Ka o sina dị , m ga- agawa taa na echi na nwanne echi , n' ihi na o kwesịghị ka e gbuo onye amụma n' ebe na- abụghị Jeruselem .
|
Ariko rero mbwirizwa gutera riho imbere uyu musi n'ejo no ku musi ukurikira, kuko badashoboka ko umuhanuzi apfira inyuma ya Yeruzalemu."
|
1.193866
|
I nyewo ndị na- atụ egwu gị ihe mgbaàmà
|
Abakwubaha na bo warabahaye ikimenyetso,
|
1.193798
|
"Ma, ka a ghara ịkpọ unu Rabaị, n'ihi na otu Onye bụ Onye Ozizi unu, ma unu niile bụ ụmụnna.
|
None ntimukitwe Rabi, kuko umwigisha wanyu ar'umwe, namwe mwese muri abavukana.
|
1.193714
|
Kama nke ahụ, n'okpuru ọchịchị Alaeze ahụ, ha ga-enwe ike ịdị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.
|
Ahubwo mu gihe c'ubutegetsi bw'Ubwami, bazoshobora kubaho ibihe bidahera.
|
1.193603
|
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""
|
Mbega bishobotse bite ngo nterwe ako gateka, ngo nyina w'Umukama wanje aze kuri jewe?
|
1.19355
|
Onye ezinụlọ nile dị nꞌụwa a na nke dị nꞌeluigwe na-esite nꞌaka ya enwe aha.
|
Mu b'isi no mubo mw ijuru,
|
1.193506
|
Hà nwere aha n'otu n'otu nakwa àgwà e ji mara ha?
|
Boba bafise amazina na kameremere?
|
1.193385
|
" (Luk 17:12-17) Gịnị ka ihe a na-akụziri anyị?
|
(Luka 17:12-17) Ni icigwa ikihe tuhakura?
|
1.193362
|
10 Ya mere, mgbe ndị mbụ bịara, ha chere na ha ga-anata nke ka ukwuu; ma ha natakwara ụgwọ ọrụ nke bụ́ otu mkpụrụ ego dinarịọs.
|
Nuko, aba mbere baje, biyumvira ko boronse ibiruta ivyo; mugabo na bo nyene baronka umwumwe idenariyo.
|
1.193357
|
N' eziokwu , anyị chere n' ime onwe anyị na a mawo anyị ikpe ọnwụ .
|
Nkako, twiyumvisemwo ko twari twaciriwe urubanza rwo gupfa.
|
1.193356
|
Ma, ọ bụrụ na Chineke kere anyị ka anyị dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi, gịnị mere anyị ji anwụ anwụ?
|
None nimba Imana yaturemye kugira tubeho ibihe bidahera, ni kubera iki dupfa?
|
1.1933
|
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Papa M na Mama M Chọọ Ịgba Alụkwaghịm?
|
Nokora iki abavyeyi banje bahukanye?
|
1.193165
|
Mgbe ahụ , unu ga- amalite ịsị , ' Anyị riri ihe , ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ n' ihu gị , i zikwara ihe n' okporo ámá anyị .
|
Namwe muzoca mwitanganiza muti: "Twahora dusangira indya n'inzoga, kandi wahora wigishiriza ku nama iwacu."
|
1.193112
|
O we si ha, Ebe ọ bula unu gābà n'ulo, nọgide n'ulo ahu rue mb͕e unu putara n'ebe ahu.
|
Inzu yose muzoramuka mwinjiyemwo, murayigumemwo, murinde muva aho bantu.
|
1.193103
|
Ihe ị ga-echebara echiche: Gịnị mere ọ ga-eji wee oge tupu mama Anita amalitekwa ịtụkwasị ya obi?
|
Zirikana gatoyi: Kubera iki bizofata igihe kugira nyina wa Anita asubire kumwizigira?
|
1.193063
|
Ya mere,, onye bụ nke a, banyere onye m na-anụ ihe ndị dị otú?"O we chọ ịhụ ya.
|
None uwo numvako ibintu mwene ivyo ni nde?"
|
1.193038
|
Ha bụkwa ndị ọkụ azụ.
|
Na none bari abarovyi.
|
1.193032
|
(Ilu 17:17) Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike inyere ha aka mgbe ọdachi ndị na-emere onwe ha mere.
|
17:17) Nk'akarorero, twoshobora kubafasha igihe bashikiwe n'icago c'icaduka.
|
1.192694
|
"Chineke adịghị ele mmadụ anya n'ihu, kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.
|
Ibuka yuko "Imana itarobanura abantu ku butoni, ariko mu mahanga yose ūyubaha, agakora ivy'ukugororoka, iramwemera."
|
1.19264
|
m ga- arịọkwa Nna ahụ , ọ ga- enyekwa unu ihe inyeaka ọzọ ka ọ dịnyere unu ruo mgbe ebighị ebi ,
|
(Nzosaba Data, na We azobaha uwundi Mutabazi)
|
1.192626
|
7:23) Mmadụ niile nọ n'ụwa taa si n'agbụrụ Noa, ụmụ ya, na ndị nwunye ha.
|
7:23) Muri iki gihe abantu bose bari kw'isi bakomoka kuri Nowa, abahungu biwe n'abagore babo.
|
1.192602
|
Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri, ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri."
|
Amahoro yawe rero yomera nk'uruzi, ubugororotsi bwawe na bwo nk'imipfunda y'ikiyaga."
|
1.192479
|
4 Mb͕e ọ bula ọ chupuru aturu nke aka ya nile, ọ nāga n'iru ha, aturu ahu nēso kwa ya: n'ihi na ha matara olu-ya.
|
4 Kandi iyo amaze guturutsa iziwe zose, azija imbere, zikamukurikira kuko zizi ijwi ryiwe.
|
1.192396
|
" Ebe ọ bụ na ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla, ha enweghị ike imerụ ndị dị ndụ ahụ́ ma ọ bụ nyere ha aka.
|
Abapfuye ntibashobora gufasha abakiriho canke kubagirira nabi.
|
1.192379
|
Onye ahụ bụ ogbu mmadụ mgbe ọ malitere , o guzosighịkwa ike n' eziokwu , n' ihi na eziokwu adịghị n' ime ya .
|
Uwo yahereye mu ntango ari umwicanyi, kandi ntiyahagaze mu kuri, kuko ata kuri kuri muri we.
|
1.192373
|
Chineke kere nwoke na nwaanyị mbụ ma nye ha ọrụ ga na-eme ha obi ụtọ.
|
Imana yarahezagiye umugabo n'umugore ba mbere maze ibashinga igikorwa giteye umunezero.
|
1.192337
|
" Ma mgbe otu ọnwa gachara, ha nwetara ozi mere ha obi ụtọ.
|
Mugabo haciye ukwezi, bararonse agakuru keza.
|
1.192147
|
Nke a mere nke ugboro atọ ya , e wee dọrọghachi ihe niile gaa n' eluigwe .
|
10 Ivyo biba ubugira gatatu, hanyuma vyose vyongera gukwegwa biduzwa mw'ijuru+.
|
1.192136
|
Nke a bụ aha m ruo mgbe ebighị ebi, nke a bụkwa ihe ncheta m site n'ọgbọ niile. "
|
Iryo ni ryo zina ryanje gushika igihe kitagira urugero, kandi ico ni co cibutso canje iyaruka ku rindi."
|
1.192093
|
I nwere okwu nke ndụ ebighi ebi, 69 anyị ekwerewokwa ma mara na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke. "
|
Kw'ari wewe ufise amajambo y'ubugingo budashira, natwe twarizeye, tumenya yuko wewe ur'Uwera w'Imana" (Yohana 6:68-69).
|
1.192006
|
Ya mere , onye ọ bụla nke ga- eweda onwe ya ala dị ka nwatakịrị a bụ onye kasị ukwuu n' alaeze eluigwe;
|
Uwuzokwicisha bugufi akamera nk'aka kana, ni we asumba abandi mu Bwami bw'ijuru."
|
1.191742
|
18 Ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume, n'etiti unu, unu na mmadụ niile biri n'udo.
|
18Namba bishoboka, mu ruhande rwanyu, mwuzure n'abantu bose.
|
1.191574
|
Ọ na-abịa n'ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n'obi n'iru uju n'ihi ya.+ Ee, Amen.
|
Ng'uyo araje azananye n'ibicu, kandi ijisho ryose rizomubona, n'abamusogose nyene bazomwitegereza, maze amoko yo kw'isi yose azomuborogera.
|
1.191524
|
N'ihi na n'ezie asim unu, na agu guru ọtutu ndi-amuma na ndi ezi omume ihu ihe unu nāhu, ma ha ahughi ha; na inu ihe unu nānu, ma ha anughi ha.
|
Kuko ni ukuri ndabibabariye, abahanuzi n'abami benshi baripfuje kubona ico mubona ariko ntibakibonye, kwumva ico mwumva ariko ntibacumvise."
|
1.191504
|
Mba dị iche iche nke Noah, Aad, na Thamood, na ndị bịara mgbe?
|
yanyu, nk'abantu ba Nuhu, Adiy na Thamuda,
|
1.191437
|
Ụmụ gị hà ma nke bụ́ eziokwu gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị?
|
Umwana wawe yoba azi ukuri ku vyerekeye igitsina?
|
1.191432
|
5 n'ihi na ọ bụghị ndị mmụọ ozi ka Chineke doro ụwa nke na -abịa, nke anyị na -ekwu maka ya.
|
5Kuko atari abamarayika Imana yahaye gutwara isi izobaho, iyo tuvuga.
|
1.191249
|
Tupu afọ 1953 agafee, anyị amụtala ụmụ abụọ.
|
Mu 1953 twari tumaze kuronka abana babiri.
|
1.191171
|
12 Ọ dighi onye ọ bula huworo Chineke mb;e ọ bula; ọ bụrụ na anyị hụrụ ibe anyị n'anya, Chineke na -anọgide n'ime anyị, ịhụnanya ya zukwara oke n'ime anyị.
|
Ntawigeze yihweza Imana; ariko dukundanye, Imana iratugumamwo, n'urukundo rwayo rukaba rurangukiye muri twebwe.
|
1.191168
|
Na- emenụ ihe dị mma n' anya mmadụ niile .
|
Mukore ivyiza mu maso y'abantu bose.
|
1.191166
|
Ùnu onwe-unu abughi ihe oké ọnu-ahia kari ha?
|
None mwebwe ntimuzirusha agaciro?"
|
1.191092
|
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
|
Mbega ntiwibuka ko Yesu yavuze ati, " Munyitira iki Mwami, Mwami, ntimukore ivyo mvuga? "
|
1.191051
|
, a ga-emekwa ka mba niile zukọta n'ihu ya, ọ ga-ekewapụkwa ndị mmadụ n'ebe ibe ha nọ, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ n'ebe ewu nọ.
|
Maze amahanga yose azokoranirizwa imbere yiwe; na we azotandukanya abantu n'abandi, nka kurya umwungere atandukanya intama n'impene.
|
1.19098
|
48 Abụ m achịcha nke ndụ.
|
48 Ni jewe mutsima w'ubugingo.
|
1.190879
|
Ha zara Jesu sị, "Anyị amaghị."
|
Bishura rero Yezu bati: "Ntitubizi."
|
1.190868
|
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
|
Muri irya misi, abigishwa imirongo indwi na babiri bagaruka banezerewe, bati: "Mukama, n'amashetani twayirukanye kw'izina ryawe!"
|
1.190371
|
Ma ọ bụrụ na oge na mgbe a kara aka, ụmụnna, ọ dịghị mkpa na-edetara unu.
|
1Ariko bavukanyi, ivyo ibihe n'imisi ntimurinda kuvyandikirwa.
|
1.190282
|
Ntị ha ghere oghe, ma obi ha kpọchiri akpọchi.
|
Naho amatwi yabo ashobora kuba yari yuguruye, imitima yabo yoyo yari idadiye!
|
1.190129
|
Ma-ọbu gini ka madu gēnye n'ihi nkpuru-obi-ya?
|
Canke umuntu yotanga iki ngo acungure ubuzima bwiwe?"
|
1.190126
|
bụ ogbu mmadụ mgbe ọ malitere, o guzosighịkwa ike n'eziokwu, n'ihi na eziokwu adịghị n'ime ya.
|
Uwo yahereye mu ntango ari umwicanyi, kandi ntiyahagaze mu kuri, kuko ata kuri kuri muri we.
|
1.190024
|
O nweghị onye Chineke chọrọ ka e bibie.
|
Imana ntiyipfuza ko hagira n'umwe arandurwa.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.