score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
500
Rundi
stringlengths
10
500
1.220637
m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
Kandi nzomuha ikinyenyeri co mu gaturuturu.
1.220586
Ịmụ asụsụ Kambodian siiri m ike.
Kwiga igikamboje ntivyari vyoroshe.
1.220542
24 Onye na -akpọ gị kwesịrị ntụkwasị obi; ọ ga -eme ya.
24Iyibahamagara ni iyo kwizigirwa; no kubikora izobikora.
1.220119
"Ma onye ọbụla nke na-ekwulu mmụọ nsọ enweghị mgbaghara mmehie rue mgbe ebighi ebi, kama ọ bụ onye ikpe mmehie nke ebighi-ebi."
Ariko uwo wese arogota ku mpwemu nyeranda ntazokwigera ababarirwa, ahubwo yagirwa n'igicumuro kidahera."
1.21977
Gịnị mere i ji kwesị inwe okwukwe na ndidi, na-ekpesikwa ekpere ike?
Kubera iki ukeneye kuba umuntu w'umwizigirwa, yihangana kandi asenga cane?
1.219674
Taa, e nwere ọtụtụ ndị dị ka Rehab.
Muri kino gihe, hariho abantu benshi bameze nka Rahabu.
1.2195
(1 Pita 3:18) N'eluigwe, ọ nọdụrụ ala n'aka nri Chineke.
(1 Petero 3:18) Yaciye aduga mw'ijuru, yicara iburyo bw'Imana.
1.219149
Ezi ndị na -efe ofufe ga -efe Nna ahụ "n'ime" Mmụọ na eziokwu.
Abasenga b'ukuri bazosengera Data mu mpwemu no mu kuri kuko Data arondera abamusenga bameze bartyo. →
1.21908
"Ruo Ole Mgbe Ka Ị Ga Na-eruru Sọl Uju?
"Uzogandarira Sauli gushika ryari?"
1.218807
N'ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
Kuko ivyo umuntu ategerezwa vyose ari ivyo.
1.21876
Nwoke ahụ wee sị: " Nwaanyị ahụ i nyere m ka mụ na ya biri , ọ bụ ya nyere m mkpụrụ si n' osisi ahụ , m wee rie .
Wa mugabo yishura ati: " Ni wa mugore wampa yanzaniye ivyamwa vyaco, nanje ndarya. "
1.218692
" Ndịàmà Jehova ahụ ji Baịbụl gosi anyị na ezigbo Ndị Kraịst anaghị ekpere arụsị nakwa na ọ bụ naanị Chineke ka e kwesịrị ikpegara ekpere.
Baratweretse neza bakoresheje Bibiliya yuko abakirisu b'ukuri badakwiye gusenga ibigirwamana, kandi yuko amasengesho akwiye guturwa Imana yonyene.
1.218513
Léa Abakwere
wa yubashiral mu'miniyna
1.21837
Ònye kere ihe ndị a ?
Ni nde yaremye ivyo bintu?
1.218275
Erukwaghị m eru ka a kpọọ m nwa gị.
Sinkibereye kwitwa umuhungu wawe.
1.218268
Ka anyị na-etolite, anyị na-anọgide na-ajụ ajụjụ.
Uko dukura, tuguma tubaza ibibazo.
1.218106
Ehab nọkwa na- agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril .
Akabu aca yurira ku mukogote wiwe, aja i Yesreli.
1.218033
M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n'ebe ị nọ."
Nzokugīra inama ijisho ryanje riri kuri wewe."
1.217947
(Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.
(Abaheburayo 13:4) Aranka ukwahukana.
1.217795
N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi;
7.uyo muntu yoye kwiyumvira kW ari nic'azohabwa n'umwami IMANA,
1.217775
"Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A"
"Ndabinginze mwumvirize iyi ndoto"
1.21763
N' ihi na a na- amara osisi ọ bụla site ná mkpụrụ ya .
Igiti cose kimenyekanira ku camwa caco bwite.
1.217624
Ma anyị maara na o si otu a mee ka anyị nwee ike ịmụta na o kwesịghị ka anyị tụkwasị obi nꞌike nke aka anyị, kama ka anyị nwee olileanya nꞌime Chineke, onye pụrụ ime ka ndị nwụrụ anwụ si nꞌọnwụ bilie.
Ivyo kwari ukugira ngo ntitwiyizigire ubwacu, ahubwo twizigire ya Mana izura abapfuye.
1.217549
Ihe anọ ahụ dị ndụ wee na- asị: " Amen !
Na vyo vya Bizima bine biravuga biti: "Amen!"
1.21725
"Ọ̀ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ya, ka ọ dị onye ọzọ anyị kwesịrị ile anya ọbịbịa ya?"
Ni kwo gutuma abiwe ati: gende mumumbarize muti: " uri umwe yimirije kuza canke canke turindire uwundi? "
1.217215
Gịnị ka 1 Samuel 8:1-5 kọrọ gbasara ụmụ Samuel?
Muri 1 Samweli 8:1-5 havuga iki ku vyerekeye abahungu ba Samweli?
1.217156
Ma ana m asị unu , Malite ugbu a gaa n' ihu , agaghị m aṅụ mmanya a si ná mkpụrụ vaịn ma ọlị ruo ụbọchị ahụ mụ na unu ga- aṅụ ya nke ọhụrụ n' alaeze Nna m .
Ariko ndababariye, singisubira kunywa iki kinyobwa c'umuzabibu, gushika umusi nzosubira kukinywa hamwe namwe mu Bwami bwa Data. "
1.217155
Ọ ga-ekele nwodibo ahụ n'ihina o mere ihe a gwara ya?
None azoshimira uwo mushumba kubera ko yakoze ivyo yashinzwe?
1.217154
4 Mb͕e ọ bula ọ chupuru aturu nke aka ya nile, ọ nāga n'iru ha, aturu ahu nēso kwa ya: n'ihi na ha matara olu-ya.
4Kandi iyo amaze guturutsa iziwe zose, azija imbere, zikamukurikira kuko zizi ijwi ryiwe.
1.216994
Ọ kpọọ otu n'ime ndị ohu ma jụọ ihe na-aga.
Aca ahamagara umwe mu basuku, amubaza ivyo ari vyo.
1.216706
Gịnị mere anyị ji na-anwụ anwụ? - Ndị Rom 5:12.
Ni kubera iki dupfa? - Abaroma 5:12.
1.21654
4 Ọ dịghịkwa onye na -ewere nsọpụrụ a nye onwe ya, kama ọ bụ naanị mgbe Chineke kpọrọ ya, dịka akpọrọ Erọn.
4Nta muntu yiha ico cubahiro, kiretse ahamagawe n'Imana, nk'uko Aroni yahamagawe.
1.216416
Ana m agwa ụnụ na ọtụtụ ndị amụma na ndị eze mgbe ochie chọsiri ike ịhụ ihe ụnụ na-ahụ, ma ha ahụghị ha, na ịnụ ihe ụnụ na-anụ, ma ha anụghị ha."
Kuko ni ukuri ndabibabariye, abahanuzi n'abami benshi baripfuje kubona ico mubona ariko ntibakibonye, kwumva ico mwumva ariko ntibacumvise."
1.216412
Nke a bụkwa ilu ọzọ: "Alaeze eluigwe dị ka otu nwoke bụ eze, nke kpọrọ oriri ọlụlụ nwụnye, nꞌihi ọkpara ya.
Agira ati: "Ubwami bwo mw'ijuru bumeze nk'umuntu, umwami, yatunganirije umuhungu wiwe inzimano y'ubugeni.
1.216367
Miriam sịrị: "A gwara anyị ka anyị bụrụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche.
Miriam avuga ati: "Twari twagenywe kuba abatsimvyi badasanzwe.
1.216223
Olee otú ihe Ebreham mụtara banyere Jehova na ihe Jehova meere ya si mee ka okwukwe ya sie ike?
Ivyo Aburahamu yari azi be n'ivyo yiboneye vyakomeje gute ukwizera kwiwe?
1.216144
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
11Murabe ingene ndabandikishirije ukuboko kwanje inyuguti nininini.
1.21612
Olee ihe mere i ji asị , ' Unu ga- enwere onwe unu ' ?
Uvuga gute none ngo: 'Muzoba abidegemvya'?"
1.216094
N' ihi na ana m asị unu , Ọtụtụ ndị amụma na ndị eze chọrọ ịhụ ihe ndị unu na- ahụ , ma ha ahụghị ha , ha chọkwara ịnụ ihe ndị unu na- anụ , ma ha anụghị ha .
Kuko ni ukuri ndabibabariye, abahanuzi n'abami benshi baripfuje kubona ico mubona ariko ntibakibonye, kwumva ico mwumva ariko ntibacumvise."
1.215986
Nke a bụ ihe bara uru okpukpe, ọ bụ ezie na ọtụtụ ndị na-amaghị -
Icaha nico kibera aba kristo intambamyi ariko benshi ntibabimenye.
1.215765
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
Ububi bw'umusi umwumwe wose buramaze.
1.215672
Mmadụ nile kpọrọ isi ala nye ya, bụ ndị ahụ a na-edeghị aha ha nꞌakwụkwọ nke ndụ Nwa atụrụ ahụ, onye Chineke mere site na ntọ ala nke ụwa ka ọ bụrụ onye a ga-akpọgbu.
Kand'ababa kw'isi bazogisenga, umuntu wese atanditswe izina mu gitabo c'ubugingo c'Umwagazi w'intama yatanzwe kw'ikimazi uhereye kukuremwa kw'isi.
1.21562
È nwere onye n'ime anyị na-agaghị achọ ịdị ogologo ndụ ma na-enwe obi ụtọ?
Ni nde ga yemwe atipfuza kubaho igihe kirekire kandi ahimbawe?
1.215599
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Ukuzuka kwa Yezu kwari gutandukaniye he n'ukundi kwose kwabaye imbere y'aho?
1.215316
Ọ ga-ekele ohu ahụ maka ime ihe a gwara ya mee?
None azoshimira uwo mushumba kubera ko yakoze ivyo yashinzwe?
1.215181
N'ihina Nwa nke Mmadụ ahụ bịara ịchọpụta ma zọpụtakwa ndị furu efu."
Kand'Umwana w'umuntu yazanywe no kurondera no gukiza icari cazimiriye. →
1.215156
Nꞌụzọ dị otu a kwa, ndị mmụọ ozi na-ejere Chineke ozi nꞌeluigwe na-aṅụrị ọṅụ mgbe otu onye mmehie chegharịrị."
Mw'ijuru abamarayika bavuza impundu iyo umunyavyaha umwe yihanye.
1.215135
Ma, ọ na-atụ anya ịhụ ya ọzọ n'ụwa ọhụrụ Chineke kwere nkwa ya.
Naho ari ukwo, ararindiranye igishika kuzosubira kumubona mw'isi nshasha Imana yasezeranye.
1.215071
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
Yizigiye Imana, none n'imukize, niyaba imukunda, kuko yagize ngo ndi Umwana w'Imana. "
1.214893
Ana m agwa ụnụ na ọtụtụ ndị amụma na ndịeze mgbe ochie chọsiri ike ịhụ ihe ụnụ na-ahụ, ma ha ahụghị ha, na ịnụ ihe ụnụ na-anụ ma ha anụghị ha."
Kuko ni ukuri ndabibabariye, abahanuzi n'abami benshi baripfuje kubona ico mubona ariko ntibakibonye, kwumva ico mwumva ariko ntibacumvise."
1.214814
Mgbe ụnụ hụkwara ikuku si na ndịda ugwu ka ọ na-eku, ụnụ na-asị, 'Oke ekpomọkụ ga-adị'; ọ na-emekwa otu ahụ.
Iyo mubonye umuyaga uturutse mu bumanuko naho, mugira muti: Izuba rija kwaka cane riturire!
1.21468
20 Emebila ọlu Chineke n'ihi ihe-oriri.
20Ntimusenyure igikorwa c'Imana kubwo ivyo kurya.
1.213976
Lenu Israel dika anu-aru si di: ndi nēri àjà, hà na ebe-ichu-aja adighi-enwekọ?
Nimwitegereze Israyeli uko muyibona: mbega, abarya imbagwa ntibaba bafise ico basangiye n'uruhimbi?
1.21342
8'A ga-enwe oké ala ọma jijiji.'
8 "Hazoba vya nyamugigima bikomakomeye."
1.213342
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya."
Umuntu agenda, si ivyiwe kuyobora intambuko yiwe."
1.213266
10:15 Amen m asị unu, onye ọ bụla ga-anabata alaeze Chineke dị ka nwatakịrị, agaghị abanye ya. "
Ni ivy'ukuri ndabibabwiye: uwutakira Ubwami bw'Imana nka kurya abana babwakira, ntazobwinjiramwo."
1.213078
Ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n'uju.
Bibiliya igira iti: "Abo natoye bazokwinovora bimwe bishitse igikorwa c'amaboko yabo.
1.212852
Gịnị mere ụbọchị ikpe ga-eji bụrụ oge obi ụtọ?
Kubera iki umusi w'urubanza ari igihe giteye umunezero?
1.212608
n' ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma , i nyewokwa ha ọbara ka ha ṅụọ .
Bavishije amaraso y'abera n'ay'abavugishwa nawe, kand.amaraso nyene niyo ubahaye ngo banywe, [...]
1.212573
Udo dị! "Mgbe udo na-adịghị.
Hari amahoro!', kandi ata mahoro ariho." - Yer.
1.212449
Echela na Chineke nọ n'ebe dị ezigbo anya nke na nsogbu gị anaghị emetụ ya n'obi.
Ntiwiyumvire ko Imana iri kure cane ku buryo itokwitaho ingorane zawe.
1.212118
Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị niile na- agba ọsọ n' ọsọ egwuregwu na- agba ọsọ , ma naanị otu onye na- enweta ihe a na- agbata n' ọsọ ?
Ntimuzi yuko ku kibuga c'abasiganwa bose biruka, ariko uwutwara ishimwe akaba umwe?
1.212109
N' ihi na ájá ka ị bụ , ọ bụkwa n' ájá ka ị ga- alaghachi .
Kuko uri umukungugu, kandi umukungugu ni wo uzosubiramwo."
1.21188
Ị̀ Na-ahụ "Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya"?
Woba ubona "Umwe ataboneka"?
1.21182
ma ndi nēle anya Jehova gāb͕anwe ike-ha; ha gēfego elu na nkù dika ugo; ha gāb͕a ọsọ, ike agaghi-agwu kwa ha; ha gēje ije, ghara ida #mbà.
Arikw'abiteze Uhoraho bazokwama biyubura mu nkomezi nsha; bazodugisha amababa nk'inkukuma, biruke ntibaruhe, bagende ntibadendebukirwe.
1.211578
Olee otú m ga- esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke ?
None noshobora nte gukora ico kibi gikomeye ngacumura koko ku Mana?"
1.21139
Ndị Izrel dị ọtụtụ ma dị ike karịa anyị .
Bene Isirayeli ni benshi kandi barakomeye kuturusha.'
1.211264
13 Ihe ọ bula unu gāriọ kwa n'aham, ihe ahu ka M'gēme, ka ewe nye Nnam otuto nime Ọkpara-Ya.
13 Kandi ico muzosaba cose mw'izina ryanje nzogikora, kugira ngo Data ashimagizwe mu Mwana.
1.211124
I kwesịrị ntụkwasị obi n' ilekọta ihe ole na ole .
Wabaye umwizigirwa kuri bikeya.
1.210774
M ka weere ikwusa ozi ọma ka ihe ùgwù kachanụ m nwere.
N'ubu ndabona ko ubusuku ari agateka kadasanzwe natewe.
1.210665
33 Ụmụntakịrị, m ga-anọnyere gị obere oge.
33 Bana bato, ndacari kumwe namwe akanya gato.
1.210543
Akụkọ Ndụ: Aghọrọ M "Ihe Niile n'Ebe Ụdị Mmadụ Niile Nọ" _ Denton Hopkinson
Inkuru y'ubuzima: Naracitse "vyose ku bantu b'uburyo bwose" _ Denton Hopkinson
1.210218
36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n'ezie.
36 Umwana ni yabaha kwidegemvya, muzoba abidegemvya nyakuri.
1.210059
Oké osimiri hapụkwara ndị nwụrụ anwụ nọ n' ime ya , ọnwụ na Hedis hapụkwara ndị nwụrụ anwụ nọ n' ime ha , e kpekwara ha ikpe n' otu n' otu dị ka omume ha si dị .
Maze ikiyaga kirekura abapfuye bo muri co, urupfu n'ukuzimu na vyo birekura abapfuye bo muri vyo, bacirwa imanza umwumwe nk'uko ibikorwa vyabo biri."
1.209636
Otu onye jụrụ ya sị, "Onyenweanyị ọ bụ naanị mmadụ olemole ka a ga-azọpụta?"
Umuntu aramubaza ati: " Mugenzi, mbega abakizwa ni bake? "
1.209289
N'afọ 1995, m lụrụ onye na-emepụta fim.
Mu 1995 narubakanye n'umuhinga mu vyo gutunganya amasinema.
1.208803
n' ihi na onye na- adịghị emegide anyị dịnyeere anyị .
Utaturwanya wese ari kumwe natwe.
1.208739
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
4Ariko abantu bo muri ico gisagara birema ibice, bamwe baherera ku Bayuda, abandi ku ntumwa.
1.208639
28 Ya mere, ná mbilite n'ọnwụ, ònye n'ime mmadụ asaa ahụ ka ọ ga-abụ nwunye ya?
28 None mw'izuka, azoba umugore wa nde muri abo indwi?
1.208351
N' ihi na unu maara iwu ndị anyị nyere unu site n' aka Onyenwe anyị Jizọs .
Ni ko, musanzwe muzi ya mabwirizwa twabahaye kubw'Umukama Yezu uko ameze.
1.208153
Mozis na Erọn katara obi gwa Fero bụ́ Eze Ijipt okwu.
Musa na Aroni barerekanye ko bafise umutima rugabo mu kuvugana n'umunyabubasha Farawo.
1.207788
Ejikwala isi gị aṅụ iyi , n' ihi na ị pụghị ime ka otu ntutu chaa ọcha ma ọ bụ jie oji .
37.Nturahire umutwe wawe,Kuk udashobora guhindura agashatsi na kamwe ngo kere canke ngo kirabure.
1.207775
Okwukwe ha sikwuru ike mgbe ha hụrụ otú Chineke si zaa ekpere ha.
Uko babona Imana yishura amasengesho yabo, ni ko ukwizera kwabo kwarushiriza gukomera.
1.207743
[18] Unu bụ ụmụ nwanyị nwere dị, doonụ onwe unu nꞌokpuru di unu nꞌihi na nke a bụ ihe unu kwesịrị ime dị ka ndị Kraịst.[19] Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
Yemwe bagabo, mugume mukunda abagore banyu kandi ntimubagirire ishavu ry'umururazi.
1.207719
E kukwaara nwa ya gaa n' ebe Chineke nọ nakwa n' ebe ocheeze ya dị .
Umwana wiwe arasahurwa,ajanwa ku Mana no ku ntebe yayo.
1.20765
Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke , si n' osisi ịta ahụhụ ahụ rịdata !
niwaba uri Mwene Mana, niwikure ku musaraba!"
1.207574
(Jenesis 6:5, 6) Chineke agbanwebeghị.
(Itanguriro 6:5, 6) Imana ntiyahindutse.
1.207569
Dị ka ọ dị n'ụbọchị Noa, otu a ka ọ ga-adị n'ọbịbịa Nwa nke mmadụ.
Kandi nkuko vyari bimeze mu misi ya Nowa, niko bizoba mu misi y' ukuza kw'Umwana w'Umuntu.
1.207547
1:5 nke bụ ihe ịrịba ama nke dị nnọọ ikpe nke Chineke, ka unu wee ga-enwe ruru eru inweta alaeze Chineke, nke ị na-atakwa.
5Ico ni ikimenyetso co guca imanza kw'Imana kugororotse, ngo muzokwemererwe gushika mu bwami bw'Imana, ubwo namwe mubabarizwa.
1.207544
' M ga- echebekwa obodo a iji zọpụta ya n' ihi mụ onwe m nakwa n' ihi ohu m Devid .
Nzozigama iki gisagara kandi nzogikiza ku bwanje nyene no ku bw'umusavyi wanje Dawudi."
1.207531
Unu ndị m , ndị na- edu unu na- eme ka unu kpafuo , ha emewokwa ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya .
Yemwe bantu banje, ababayobora barabazimiza, kandi bazimanganya inzira mwociyemwo.
1.207332
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
Abamalayika bamaze kwisubirira mw'ijuru, abungere basigaye baratoshanya bati: " Ingo tugende i Betelehemu, turabe ivyo bintu vyahabaye twamenyeshejwe n'Umukama. "
1.207098
Ọ bụrụ na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, olee ebe ha ga-ebi?
Nimba abapfuye bazozuka, bazoba hehe?
1.206901
45 Ya mere ọtutu nime ndi-Juu, ndi biakutere Meri, hu ihe Jizos mere, ha kwere na Ya.
Aho naho tahumvise: " benshi rero mu Bayahudi bari baje kwa Mariya, babonye ico Yezu agize, baca baramwemera.
1.206876
Onye ọbụla nke ahụghị aha ya n'akwụkwọ nke ndụ, aga atụnye ya n'ọkụ"
Uwutari yanditswe muri ca Gitabu c'ubuzima na we nyene atabwa mu nyenga y'umuriro.
1.206829
N' ihi na ònye n' etiti ụmụ mmadụ maara ihe dị n' ime mmadụ ma e wezụga mmụọ mmadụ nke dị n' ime ya ?
Ni nde mu bantu azi ibiri mu muntu, atar'impwemu yiwe, ari muri we?"
1.206811
Ọ ga-amakwa ụlọikwuu ya nke dị ka obí eze n'agbata nnukwu oké osimiri na ugwu nsọ nke Ihe Ịchọ Mma; ọ ga-abịarukwa ọgwụgwụ ya, ọ dịghịkwa onye ga-enyere ya aka.
Kandi amahema yiwe y'ikirimba azoyashinga hagati ya ca kiyaga kinini na wa musozi mweranda w'Ikirezi; azoza gushika kw'iherezo ryiwe, kandi nta wuzomutabara."
1.206732
3 Mbe ahu, mb havinge obubu ọnu, kpe ekpere, bikwasi ha aka, zilaga ha.
3Lacen ka doŋ gutyeko lega ki ri kec, ci guketo ciŋgi i komgi ka gucikogi.
1.206699
"Ha enwetaghị mmezu nke nkwa ndị ahụ, ma ha hụrụ ha n'ebe dị anya.
"[Ntiba]ronse iranguka rya nya mihango, mugabo bayiboneye kure." - HEB.
1.206641
Gịnị ka ndị mmụọ ozi mere n'oge ochie?
Ni ibiki abamarayika bakoze kera?