score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Pedi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.247477
|
N' ụbọchị ahụ , ụmụ agbọghọ na- amaghị nwoke , bụ́ ndị mara mma , ga- atụbọ , tinyere ụmụ okorobịa , n' ihi akpịrị ịkpọ nkụ;
|
Letšatšing leo dikgarebe tše dibotse le masogana ba tla tšewa ke samadikwane, e le ka baka la lenyora;
|
1.24697
|
I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na- ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile , n' ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako; i wee meere onwe gị aha dị ka ọ dị taa .
|
Ke moka wa bontšha Farao le bahlanka ba gagwe gotee le batho ba naga ya gagwe dipontšho le mehlolo ka gobane o tsebile gore ba ile ba ikgogomošetša bona; wena wa itirela leina go etša ge go sa le bjalo letšatšing le.
|
1.246183
|
Ọ ga-eji Mmụọ Nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
|
Yena o tla le kolobetša ka Moya wo Mokgethwa le ka mollo.
|
1.246169
|
nꞌihi na ha agaghị anwụkwa ọzọ, kama ha ga-adị ka ndị mmụọ ozi.
|
Le go hwa, ba ka se ke ba kgona go hwa, gobane ba bjalo ka barongwa, ke bana ba Modimo ba batsogabahung.
|
1.244381
|
36 Ya mere ndi-Ju siri, Le otú O si hu Ya n'anya.
|
36Ya ba Bajuda ba re: "Bonang gore o be a mo rata bjang!"
|
1.244237
|
A na amara osisi ọ bụla site na mkpụrụ ya.
|
Mohlare wo mongwe le wo mongwe o tsebja ka dikenywa tša wona.
|
1.244211
|
ọ bụrụ ozi ka anyị na- eje , ka anyị nọgide n' ije ozi a; ọ bụrụ onye na- ezi ihe , ya nọgide n' izi ihe ya;
|
Ge e le boboledi, a bo ye ka go amana le tumelo; ge e le bodiredi, e be go direla ba bangwe; ge e le moruti, a ye yona thuto.
|
1.243502
|
17 Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem.
|
Ge motho a rata go dira thato ya Gagwe, o tla tseba ge e ba thuto ye e etšwa go Modimo goba ke bolela ka la ka.
|
1.243329
|
Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
|
Ga ke re le dikgaetšedi tša gagwe di dula le rena?"
|
1.243052
|
[18] Unu bụ ụmụ nwanyị nwere dị, doonụ onwe unu nꞌokpuru di unu nꞌihi na nke a bụ ihe unu kwesịrị ime dị ka ndị Kraịst.[19] Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
|
Lena banna, ratang basadi ba lena gomme le se ba gakalele.
|
1.242677
|
Ònye nꞌetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nꞌogologo ụbọchị nke ndụ ya site nꞌichegbu onwe ya?
|
Kgane ke mang mo go lena yo a ka ikokeletšago bophelo gannyane ka go bo balabalela?
|
1.241831
|
Josef wee gwa ụmụnne ya , sị: " Biko , bịanụ m nso .
|
Ka gona Josefa a re go bana babo: "Mpatameleng hle."
|
1.241551
|
ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist;
|
gore le tsebe go hlaologanya bolo le bobe, gore le be basekegi bailabosodi, go be go tle letsatsi la Kriste.
|
1.240579
|
ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
|
Le gore re hlakodišwe bathong ba babe ba go se tsebalege; gobane tumelo ga se ya bohle.
|
1.240541
|
Ka o sina dị , nwanne ya nke nta ga- aka ya ukwuu , ụmụ ya ga- aha nnọọ ka ọtụtụ mba .
|
Le yena e tlo ba setšhaba, e tlo ba e mogolo; eupša monnagwe o tlo mo feta, mme bana ba gagwe e tlo ba bontši bja ditšhaba.
|
1.240521
|
Ọ̀ bụ onye ka ị tụkwasịrị obi , nke mere i ji nupụrụ m isi ?
|
O botile mang, ge o bile o rabetše go nna?
|
1.239976
|
Mgbe Kriast gabia n'ikpe, ndi 'nile di n'ili ........ha g'aputa kwa, ndi mere ezi ihe gaba na nbilite n'onwu nke ndu; ma ndi mere ihe nadigh nma gaba na nbilite n'onwu nke ikpe" (Jon 5:25-29).
|
gomme ba tšwe ka mabitleng a bona: bao ba bego ba dira tše di lokilego ba tsogele go phelela sa ruri, gomme bao ba bego ba dira tše kgopo ba tsogele go lahlwa."
|
1.239117
|
O wee sị: " Ha bụ ndị e tere mmanụ , ha dị abụọ , ha guzo n' akụkụ Onyenwe elu ụwa dum .
|
Ke moka a re: "Ba ke batlotšwa ba babedi bao ba emego kgauswi le Morena wa lefase ka moka."
|
1.239105
|
Otu a ka ọ ga-adịrị unu ndị bi nꞌọgbọ a jọrọ njọ."
|
Se ke sona se se tlago hlagela moloko wo wo mobe."
|
1.239058
|
intendest gi igbu m, dị ka gi onwe-gi killedst ndị Ijipt?
|
A o ikemišeditše go mpolaya bjalo ka ge o bolaile Moegepeta?"
|
1.238476
|
Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
|
Re ka se tsebe dilo ka moka tšeo barongwa ba di dirago lehono.
|
1.238246
|
8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà.
|
Yena ka boyena e be e se seetša; se a bego a se tletše e be e le go bega seetša.
|
1.238117
|
Nye n'ime ha ga-ahụ ya n'anya karị? ."
|
Ka gona, ke ofe go bona yo a tlago go mo rata kudu?"
|
1.238106
|
Ya mere lezienụ anya, n'ihi na ị maghị ụbọchị Onyenwe gị ga-abịa.
|
Ke gona phakgamang, gobane nako ya go tla ga Morena wa lena ga le e tsebe.
|
1.236935
|
3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
|
3Nthomele seetša sa gago le therešo ya gago,
|
1.235965
|
Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
|
Ga ke re le dikgaetšedi tša gagwe di dula le rena?"
|
1.235564
|
3:5 Ya mere, na Chineke, onye ekesa Mọ gị, na-arụ ọrụ ebube n'etiti unu, -eme omume site ọrụ nke iwu, ma ọ bụ site na nti ndi-okwukwe?
|
E a le abetšego Moya, e a dirilego mehlolo mo go lena a o dirišitšwe mediro ya Molao, goba o dirišitšwe ka go kwa tša tumelo?
|
1.234555
|
Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọ bụla n'anya ha."+
|
gomme Modimo o tla ba phumola meokgo yohle mahlong."
|
1.234538
|
Na e nweghịkwa onye nzọpụta na e wezụga m.
|
Ntle le nna ga go Mophološi yo mongwe.
|
1.234471
|
Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ , n' ihi na ọ bụ n' ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na- ezu ike n' ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere .
|
Mme tšatši la go šupa Modimo o le šegofaditše a le dira le lekgethwa, ka gobane ka lona o khutšitše a feditše modiro wa gagwe ka moka wa tlholo wo a o dirilego.
|
1.23429
|
M ga- ebipụ anụ ụlọ ya niile nọ n' akụkụ ọtụtụ mmiri , ụkwụ mmadụ agakwaghị agbarụ ha , ọbụna akpụkpọ ụkwụ anụ ụlọ agaghị agbarụ ha .
|
Ke tla fediša diruiwa tša yona ka moka kgauswi le meetse a mantši, lenao la motho le ka se sa a biloša, gaešita le ditlhako tša seruiwa le tšona di ka se sa a biloša.'
|
1.233975
|
Ya onwe-ya aghaghi idi nāba uba, ma aghaghm idi nāla alà.
|
Eka kgona yena a hole, empa nna ke nyenyefale.
|
1.233956
|
Mgbe anyanwụ dara , ọ ga- abụ onye dị ọcha , e mesịa , ọ pụrụ iri ụfọdụ n' ime ihe ndị dị nsọ , n' ihi na ọ bụ ihe oriri ya .
|
Ge letšatši le sobetše, e be yo a hlwekilego gomme ka morago ga moo a ka ja tše dingwe tša dilo tše kgethwa ka gobane ke dijo tša gagwe.
|
1.233856
|
Ọtutu ihe-nb͕u gādiri onye nēmebi iwu: Ma onye nātukwasi obi na Jehova, ebere gādi ya buruburu.
|
Mahlomola a ya kgopo a mangata, athe ya tshepileng Morena o teetswe hare ke mohau wa hae.
|
1.233294
|
(n' ihi na ha ga- anụ banyere aha ukwu gị na banyere aka gị dị ike nakwa banyere ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị), o wee bịa chee ihu n' ụlọ a kpee ekpere ,
|
(gobane ba tla kwa ka leina la gago le legolo le seatla sa gago se matla le letsogo la gago leo le otlolotšwego), ge a ka tla a rapela a lebeletše ntlong ye,
|
1.232681
|
A na-akpọ ya Setan.
|
O bitšwa Sathane.
|
1.231983
|
Ụmụ ya ndị nwoke abụọ na-arụkwa ọrụ n'ebe ahụ.
|
Barwa ba gagwe ba babedi ba be ba šoma moo.
|
1.231631
|
Na-ege ntị Israel, nna gị.
|
Theetšang Isiraele tataweno.
|
1.230683
|
"Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa.
|
"O se ke wa itirela seswantšho se se betlilwego goba sebopego sa selo seo se swanago le selo le ge e le sefe seo se lego godimo magodimong goba seo se lego tlase lefaseng goba seo se lego ka meetseng ka tlase ga lefase.
|
1.230032
|
Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.
|
Le ka se hlankele Modimo le mahumo ka nako e tee."
|
1.229728
|
25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
|
25Fela le sware seo le nago le sona le se tiiše go fihlela ke etla.
|
1.2292
|
N'ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
|
Ke se se swanetšego batho bohle.
|
1.229183
|
Ọ ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
|
Yena o tla le kolobetša ka Moya wo Mokgethwa le ka mollo.
|
1.228953
|
"5 Nne ya wee sị ndị na-eje ozi," Ihe ọ bụla ọ gwara unu mee, meenụ ya.
|
Gomme a botša bašomedi, "Dirana tšohle tše a le botšago."
|
1.228948
|
Unu Meere M Ya 27.
|
Le Diretše Nna 27.
|
1.228714
|
11:36 Ya mere, ndị Juu kwuru, "Lee otú Ọ huru ya n'anya!"
|
36Ya ba Bajuda ba re: "Bonang gore o be a mo rata bjang!"
|
1.228305
|
Na nna-gi nke hu na nzuzo ga-akwụ ha ụgwọ gi
|
Ke moka Tatago yo a bonago sephiring o tla go putsa.
|
1.228186
|
Ọ bụ mmalite, onye eburu ụzọ si na ndị nwụrụ anwụ pụta, ka o wee bụrụ onye kachasị elu n'ihe niile.
|
Ke yena wa mathomo wa go tsošwa bahung, e le gore dilong tšohle e tle e be yena wa go tšea maemo a mathomo.
|
1.227642
|
Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
|
Lena banna, ratang basadi ba lena gomme le se ba gakalele.
|
1.227085
|
Ọ bụrụ na ị chọọ ya , ọ ga- ekwe ka ị chọta ya; ma ọ bụrụ na ị hapụ ya , ọ ga- ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi .
|
Ge o ka ya go yena, o tla go amogela, eupša ge o ka mo tlogela, o tla go lahlela sa ruri.
|
1.22706
|
Ha nwere ike ịsị, 'Ọ bụ di m ma ọ bụ nwunye m mere m ji eburu ya iwe n'obi.'
|
Ba ka bolela gore, 'Molekane wa ka o ntirile gore ke befelwe.'
|
1.226958
|
Onye nꞌime unu ka nwa ya ga-abịakwute ka o nye ya beredi, o were nkume nye ya?
|
Ke mang mo go lena, yo e lego tata go ngwana, e rego ge ngwana wa gagwe a mo kgopela bogobe, a mo fe lebje?
|
1.225137
|
18 n'ihi na okwu obe bụ nzuzu nye ndị na -ala n'iyi, ma nye anyị bụ ndị a na -azọpụta, ọ bụ ike nke Chineke.
|
Gobane go bolela ka kota ya tlhokofatšo ke bošilo go bao ba tlago go fedišwa, eupša go rena bao re phološwago ke matla a Modimo.
|
1.22502
|
Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di-unu, dika ọ nēkwesi unu nime Onye-nwe-ayi.
|
A go ye lena banna, le direle Morena; ka gobane ke sona se le se nyakago.
|
1.224993
|
12 Ọ dighi onye ọ bula huworo Chineke mb;e ọ bula; ọ bụrụ na anyị hụrụ ibe anyị n'anya, Chineke na -anọgide n'ime anyị, ịhụnanya ya zukwara oke n'ime anyị.
|
Ga go motho yo a kilego a bona Modimo, eupša ge re ratana ke gore Modimo o dula e le o tee le rena, gomme go re rata ga gagwe e be mo go feletšego.
|
1.224377
|
e mekwara ka i kweta na ị bụ onye na- edu ndị kpuru ìsì , bụkwaara ndị nọ n' ọchịchịrị ìhè ,
|
Wena iphuthe o tšheletše mehlala ya leswiswi,
|
1.224145
|
Onye ọ bụla nke dịnyeere eziokwu na- ege ntị n' olu m .
|
Mang le mang yo e lego wa therešo o a ntheeletša."
|
1.224144
|
ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ nke uche ya .
|
Ka go re tsebiša sephiri sa thato ya gagwe.
|
1.224143
|
Nna m ukwu jụrụ ndị ohu ya , sị , ' Ùnu nwere nna ma ọ bụ nwanne ?
|
O kile wa botšiša rena bahlanka ba gago wa re: A le na le tata weno, le ge e le ngwanabo lena?
|
1.224106
|
Ọ ga- asị ha , ' Nụrụnụ , Izrel , unu na- agaru nso taa ibuso ndị iro unu agha .
|
A se botše a re: 'Lena Baisiraele, ekwang, lehono le kgauswi le go yo lwa le manaba a lena.
|
1.223692
|
8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
|
Ba lehlogonolo ke ba dipelo tše di hlwekilego, gobane ba tla bona Modimo.
|
1.223569
|
Ya mere , Jọshụa kpọrọ ndị ikom iri na abụọ , ndị ọ họpụtara n' etiti ụmụ Izrel , otu onye n' ebo ọ bụla;
|
Ka gona Joshua a bitša banna ba lesomepedi bao a ba kgethilego go bana ba Isiraele, a kgethile monna o tee molokong o mongwe le o mongwe;
|
1.223519
|
Na nna-gi nke hu na nzuzo ga-akwụ ha ụgwọ gi
|
Gomme Tatago, yo a bonago tše di dirwago ka sephiring, o tla go putsa.
|
1.223439
|
23 Ọ ga-abụ na mkpụrụ obi ọ bụla nke na-agaghị anụ ntị na Onye-amụma a ka a ga-ebibi n'iyi n'etiti ndị mmadụ.'
|
Ruri motho le ge e le ofe yo a sa theetšego Moporofeta yoo o tla fedišwa ka mo go feletšego bathong.'
|
1.222912
|
Mụ onwe m na- ezipụ onye ozi m n' ihu gị , onye ga- akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa !
|
Ke roma motseta wa ka pele ga gago, yo a tlago go lokiša tsela ya gago);
|
1.222831
|
Mba niile ga- abata n' ìhè gị , ndị eze ga- abatakwa n' ìhè gị nke na- enwu gbaa .
|
Bantle ba tlo tla seetšeng sa gago, le dikgoši di tlo tlela seetša sa masa a gago."
|
1.222062
|
m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
|
Ke tla mo nea le naledi ya meso.
|
1.221943
|
N' ihi iji ihe ọmụma dị otú ahụ na- akpa nganga , ụfọdụ adapụwo n' okwukwe .
|
Ke tsebo ye ba bangwe ba ipolelago ka yona, mme ya ba go aroga tumelo.
|
1.221513
|
Ya mere , n' ezie , a nọgidere na- eme ka ọgbakọ dị iche iche dị ike n' okwukwe , ha na- amụbakwa n' ọnụ ọgụgụ site n' ụbọchị ruo n' ụbọchị .
|
Diphuthego tša tiišwa tumelong, badumedi ba fela ba ata ka mehla.
|
1.221422
|
Ihe ezi omume ahụ ga- arụpụta bụ udo; ihe ga- esikwa n' ezi omume ahụ pụta bụ ịnọ jụụ na ịnọ n' obi iru ala ruo mgbe ebighị ebi .
|
Modiro wa toko e tlo ba khutšo; tirelo ya toko e tlo ba khutšo le polokego go iša mehleng ya neng le neng.
|
1.221374
|
Ọ na- enwe udo; onye ọ bụla nke na- eje ije n' ụzọ kwụ ọtọ na- ezuru ike n' ihe ndina ya .
|
O tsena khutšong; yo mongwe le yo mongwe yo a sepelago ka go loka o khutša lebitleng.
|
1.22111
|
Kama, onye ọ bụla mere ihe ziri ezi n'anya ya onwe ya.
|
Yo mongwe le yo mongwe o be a dira seo a bonago se lokile mahlong a gagwe.
|
1.220814
|
m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
|
Ke tla ba ka mo fa le naledi ya Mphatlalatšane.
|
1.220725
|
Ha wee sị ya: " Otú a ị dị ka onye ọ bụla n' ime ha dị , ha yiri ụmụ eze .
|
Bona ba mo fetola ba re: "Ba be ba swana nago - yo mongwe le yo mongwe wa bona o be a swana le morwa wa kgoši."
|
1.220378
|
Ka anyị tụlee uru ụfọdụ onyinye a kasịnụ Chineke nyere ga-aba ugbu a nakwa n'ọdịnihu.
|
Anke re eleng hloko e mengwe ya mehola ya gona bjale le ya nakong e tlago ya mpho ye e kgolo kudu yeo e tšwago go Modimo.
|
1.219995
|
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
|
Letšatši le lengwe le le lengwe le lekanwe ke bošula bja lona.
|
1.219945
|
" ' Ndị a bụ ndị Fero ga- ahụ , a ga- akasikwa ya obi maka ndị ya niile .
|
"'Ba ke bona bao Farao a tlago go ba bona, gomme o tla homotšega ka baka la lešaba la gagwe ka moka.
|
1.219637
|
N' ihi na unu maara iwu ndị anyị nyere unu site n' aka Onyenwe anyị Jizọs .
|
Gobane le tseba ditaelo tšeo re le neilego tšona ka Morena Jesu.
|
1.219427
|
Fero wee gwa ndị na- ejere ya ozi , sị: " È nwere ike ịchọta nwoke ọzọ nke dị ka onye a mmụọ Chineke dị n' ime ya ?
|
38Mme Farao a bolela le bahlanka ba gagwe a re: Naa monna e mongwe e a etšago yo, e a nago le moya wa Modimo, re tla mo hwetša kae?
|
1.219382
|
ị mepee site na ịpị adreesị ma ọ bụ ịhọrọ site na ibe edokọbara gị,
|
Šupa yo o mo hlaolago go ba babedi ba,
|
1.219216
|
Kama ka onye kasị ukwuu n' etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata , ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na- eje ozi .
|
Fela go lena go se ke gwa ba bjalo; go upše go re yo mogolo mo go lena e be yena yo monyenyane, le moetapele a be bjalo ka mohlanka wa lena.
|
1.218543
|
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
|
Nikodemose a mmotšiša a re: "Motho a ka tswalwa gape bjang e šetše e le mokgalabje?
|
1.218528
|
14 Otú ọ dị, gịnị banyere ụwa?
|
14 Lega go le bjalo, go thwe'ng ka lefase?
|
1.218295
|
50 Ọ bughi akam mere ihe ndia nile?
|
50Kgane tšohle tše ga se tša dirwa ke nna?'
|
1.218028
|
Gịnị mere a ga- eji gụpụ aha nna anyị n' ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke ?
|
Go re'ng leina la tatago rena le tlošwa lapeng la gagwe feela ka gobane a be a se na morwa?
|
1.218005
|
Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu , ma mụ onwe m agaghị echefu gị .
|
Le ge eba a ka mo lebala, nna nka se tsoge ke lebetše lena, setšhaba sa ka.
|
1.217854
|
GỊNỊ bụ onyinye kasịnụ e nyetụworo gị?
|
KE MPHO efe e kgahlišago kudu yeo o kilego wa e hwetša?
|
1.217499
|
Nna unu bi nꞌeluigwe maara na ihe ndị a dị unu mkpa.
|
Tatagolena wa legodimong o a tseba gore tšohle tšeo le phela ka tšona.
|
1.217346
|
20 Ebee ka onye maara ihe nọ?
|
20Ya bohlale o kae na?
|
1.217282
|
Ka anyị na-etolite, anyị na-anọgide na-ajụ ajụjụ.
|
Ge re dutše re gola, re tšwela pele re botšiša.
|
1.21727
|
Unu emewo ka ndị unu e gburu n' obodo a dị ọtụtụ , unu emewokwa ka ndị e gburu egbu jupụta okporo ámá ya .
|
Le bolaile ba bantši ka sehlogo motseng wo gomme le tladitše mekgotha ya wona ka ditopo tša bona."'"
|
1.217121
|
14 Ka e mee ihe niile ị na -eme n'ịhụnanya.
|
14Tšohle tše le di dirago le di dire ka lerato.
|
1.216946
|
8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
|
Ba lehlogonolo ke ba pelotshekegi, gobane bonabao ba tlo bona Modimo.
|
1.216868
|
lee ka aha gị siri dị elu n'ụwa niile,
|
leina la gago ke le legolo bjang lefaseng lohle!
|
1.216848
|
36 O wee zaa, sị: "Ònye ka ọ bụ, Onyenwe anyị, ka m wee kwere na ya?"
|
36Motho yoo a re: "Mpotše gore ke ofe, Morena, gore ke tle ke dumele go yena."
|
1.21675
|
"Nke a bụ ihe ịhụ Chineke n'anya pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n'iwu; ma ihe o nyere n'iwu adịghị arọ.
|
Gobane lerato la go rata Modimo ke ge re eya ka melao ya gagwe; gomme melao ya gagwe ga se e thata.
|
1.216586
|
2 dika I nyere Ya ike n'aru anu-aru nile, Ọ gēnye ndi nile I nyeworo ndu ebighi-ebi.
|
2 Boka ge o mo neile maatla a go buša nama yohle gore bohle ba o mo neilego bona a ba fe bophelo bjo bo sa felego.
|
1.216269
|
Ma ọ bụrụ na oge na mgbe a kara aka, ụmụnna, ọ dịghị mkpa na-edetara unu.
|
51Banabešo, ge e le dinako le mabaka a go tla ga Morena, ga se taba ye nka hlwago ke le ngwalela ka yona.
|
1.21592
|
Ị̀ ga-enyefe ha n'aka m?"
|
Na o tla ba gafela seatleng sa ka?"
|
1.215743
|
Ha ga- ebichi ya ruo mgbe ebighị ebi; ha ga- ebi na ya site n' otu ọgbọ ruo n' ọgbọ ọzọ .
|
Di tla dula go yona go ya go ile; di tla dula moo go iša melokong le melokong.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.