score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Swati
stringlengths 9
473
|
|---|---|---|
1.192516
|
Gịnị kpatara ya Law & More?
|
Kungani Law & More?
|
1.192463
|
Ya mere iwu ahu di nsọ n'ezie, ihe enyere n'iwu di kwa nsọ, zi kwa ezi, buru kwa ezi ihe.
|
Kuyakhanya-ke kutsi umtsetfo ungcwele, nemyalo ungcwele, ulungile, futsi muhle.
|
1.192448
|
Ma m ga- abịakwute unu ma m gachaa Masedonia , n' ihi na m ga- esi Masedonia bịa;
|
Ngitawufika lapho kini sengendlule eMasedoniya, ngobe ngifuna kwendlula khona kucala.
|
1.192248
|
N'ihi na nkwa ahụ dịịrị gị na ụmụ gị na ndị niile nọ ebe dị anya, onye ọ bụla Onye -nwe Chineke anyị na -akpọ onwe ya. "
|
Ngobe sitsembiso senu nesabantfwana benu, sabo bonkhe labasekudzeni, bonkhe iNkhosi Nkhulunkhulu wetfu leyobabita."
|
1.191927
|
Ma amaara m ya, ma debe okwu ya.
|
Kepha ngiyamati futsi ngiyaligcina livi lakhe.
|
1.19165
|
Mmadụ niile ga- akpọkwa unu asị n' ihi aha m; ma onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga- azọpụta .
|
Niyawutondvwa bantfu bonkhe ngenca yelibito lami; kodvwa lokhutsatelako kuze kubesekupheleni, uyawusindziswa.
|
1.19141
|
6 Keleenụ Meri, bụ́ onye rụụrụ anyị ọrụ dị ukwuu.
|
6Hambisani Mariya lowanisebentela kakhulu.
|
1.191193
|
Ndị kweere n'ihi Baptizim ahụ nọgidere n'okwukwe ha.
|
Emakholwa latisolako, angemakholwa sibili labhapathisiwe.
|
1.191146
|
Na- agbanụ ọsọ n' ụzọ ga- eme ka unu nweta ya .
|
Gijimani ngendlela letawunenta nitfole lomklomelo.
|
1.190608
|
Jizọs zara ya , sị: " A sị na ị maara onyinye Chineke na- enye n' efu na onye na- asị gị , ' Nye m mmiri ka m ṅụọ , ' ị gaara arịọ ya , ọ gakwaara enye gị mmiri na- enye ndụ .
|
Jesu waphendvula watsi: "Kube mane bewusati sipho saNkulunkulu nekutsi ngubani lona lotsi: 'Nginatsise,' ngabe ucele kuye, yena abetakunika emanti laphilako."
|
1.190365
|
N' ihi ya , ụmụnna m , mgbe unu bịakọtara iri ya , cherenụ ibe unu .
|
33Ngako-ke, bazalwane bami, nanibutsanela sidlo, nibomelana.
|
1.190228
|
Dị ka ihe atụ, i nwere ike ịhụ ihe gosiri na nwanna mere mmehie dị́ oké njọ.
|
Nasi sibonelo: Ungaba nebufakazi bekutsi umzalwane wente sono lesikhulu.
|
1.189978
|
' Amaara m ihe ndị ị na- eme , na ị jụghị oyi , i kpoghịkwa ọkụ .
|
Ngiyayati imisebenti yakho, awucandzi, awushisi.
|
1.189968
|
Kama nke ahụ, ị kwesịrị ịgbaghara ma kasie ya obi, ka ọ ghara ịbụ onye oke iru uju riri nne.
|
Nyalo-ke sekufuneka nine nimcolele nibuye nimkhutsate, ningamyekeleli etinhlungwini adzimate aphele.
|
1.189955
|
10 E nwere mgbe unu na -abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke; otu mgbe unu enwetabeghị ebere, mana ugbu a unu emela ebere.
|
Nine naningesiso sive, kodvwa nyalo senisive saNkulunkulu.
|
1.189855
|
ọ dighi kwa ihe ọ bula emeruru emeru, ma-ọbu onye nēme ihe-árú na ugha, gābà nime ya ma-ọli: kama ọ bu nání ndi edeworo aha-ha n'akwukwọ nke ndu Nwa-aturu ahu.
|
Kute lokungcolile lokuyawungena kulo, ngisho nalowenta lokubi nalonemacebo angeke angene kulo; kodvwa kuyawungena kuphela labo emabito abo labhaliwe encwadzini yekuphila yeliWundlu.
|
1.189835
|
28 Jọshụa nwa Nọn, onye na-ejere Mozis ozi malite n'oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: "Onyenwe m Mozis, gbochie ha!"
|
Joshuwa, umsa waNuni, labengumsiti waMosi kusukela ebusheni bakhe, wakhuluma kuMosi, watsi: "Nkhosi yami, Mosi, bathulise!"
|
1.189763
|
O nwere nwanne nwanyi?
|
Ni Nemsadze ?
|
1.189635
|
Le, ekwensu gaje itubà ufọdu n'etiti unu n'ulo -nkpọrọ, ka ewe le unu ule, unu g havenwe kwa nkpab daysu ubọchi iri.
|
Buka la, Sathane utawufaka labanye benu ejele, kuze nitewuvivinywa; nitawuhlushwa emalanga lalishumi.
|
1.18958
|
21 Na-edonụ onwe unu n'okpuru ibe unu+ n'ịtụ egwu Kraịst.
|
21 Tfobelanani ngekwesaba Khristu.
|
1.18945
|
Ọ bụrụ na ụwa akpọọ unu asị , maranụ na ọ kpọwo m asị tupu ya akpọọ unu asị .
|
"Nangabe live liyanitondza, nibokhumbula kutsi lacala latondza mine.
|
1.189284
|
Ya mere , ebe ọ bụ na ị dị ṅaraṅara , i kpoghị ọkụ , ị jụghịkwa oyi , m ga- agbụpụ gị n' ọnụ m .
|
Njengobe usivuvu, ungacandzi ungashisi, ngitakukhafula emlonyeni wami.
|
1.18911
|
2 O nwere ike ịbụ na ị nụtụla banyere Jizọs Kraịst n'agbanyeghị na o ruola ihe dị ka puku afọ abụọ o biri n'ụwa.
|
2 Mhlawumbe sewuke weva ngaJesu Khristu ngisho nome aphila emhlabeni eminyakeni lengetulu kwalengu-2 000 leyendlulile.
|
1.18911
|
18 Ya mere ndi-Ju zara, si Ya, Ọ̀ bu ihe-iriba-ama gini ka I nēgosi ayi, ebe I nēme ihe ndia? 19 Jisus zara, si ha, Kwatuenu ulo nsọ a, n'ubọchi atọ M'gēweli kwa ya elu.
|
batsi: "Wena lobhidlita lithempeli uphindze ulakhe ngemalanga lamatsatfu!
|
1.188997
|
Agụụ ịnwụ ọnwụ ga-agụ ha, ma ọnwụ ga-esi nꞌebe ha nọ wezụga onwe ya.
|
Kulawo malanga bantfu bayawukufuna kufa, kodvwa bangete bakutfola; bayawufisa kutsi bafe, kodvwa kufa kuyakubabalekela.
|
1.18896
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
Mine benginibhabhatisa ngemanti, kepha yena utanibhabhatisa ngaMoya Longcwele."
|
1.188678
|
Gị onwe gị asịwokwa , ' N' ezie , m ga- emeso gị ihe n' ụzọ dị mma , m ga- emekwa ka mkpụrụ gị baa ụba dị ka ájá dị n' oké osimiri , bụ́ nke a na- apụghị ịgụta ọnụ .
|
Kodvwa wena wakhuluma kimi watsi: 'Ngiyawukwentela lokuhle, ngandzise nentalo yakho ibe ngangesihlabatsi sangaselwandle, ingete yabaleka ngenca yebunyenti.' "
|
1.188668
|
Onye na-ege ntị anaghị eche echiche:
|
Umlaleli akacabangi:
|
1.188279
|
Gịnịzi mere unu ji na- ebuli onwe unu elu karịa ọgbakọ Jehova ?
|
Nine-ke nitiphakamiselani etikwalesive saSimakadze?"
|
1.18821
|
Mesaya ahụ ga-eme ka nkwa niile Chineke kwere mezuo.
|
Mesiya utawutifeza tonkhe tetsembiso taNkulunkulu.
|
1.187849
|
Ma mgbe ihe dị ka awa atọ gasịrị , nwunye ya batara , n' amaghị ihe merenụ .
|
7Emvakwema-awa lamatsatfu umkakhe wangena, kodvwa abengati ngalokwentekile.
|
1.187488
|
Ị bịakwutewo m ichetara m njehie m nakwa igbu nwa m .
|
Kantsi lapha kami utele kutangikhumbuta sono sami, ubulale nendvodzana yami."
|
1.187304
|
Onye iro Ya ikpeazụ a ga-ala n'iyi bụ ọnwụ.
|
Sitsa sekugcina lesiyawucitfwa kufa.
|
1.187241
|
17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọọ ime uche ya, ọ ga-ama banyere ozizi ahụ, ma ò si n'aka Chineke, ma ọ bụkwanụ ma ọ bụrụ na mụ onwe m na-ekwu okwu n'onwe m.
|
17Umuntfu nakatsandza kwenta intsandvo yaNkulunkulu utakwati ngalemfundziso yami, nome iphuma kuNkulunkulu, nome ngitikhulumela kwami nje.
|
1.187217
|
Olee banyere ndị ndú okpukpe?
|
Kutsiwani ngebaholi betinkholo?
|
1.18714
|
"Ihe ọ bụla mmadụ nwere ka ọ ga-enye n'ọnọdụ mkpụrụ obi ya." - Job 2:4
|
"Umuntfu angalahlekelwa nguko konkhe lanako ngenca yemphilo yakhe." - Jobe 2:4
|
1.187088
|
Dị ka ihe atụ, tụlee ihe Matiu dere.
|
Nasi sibonelo: Cabanga ngaloko lokwabhalwa nguMatewu.
|
1.187079
|
Ha na-etolite n'ebe ahụ.
|
Bakhula khona
|
1.186886
|
Unu echezọla ime ihe di nma na ime ka unu na ndi ọzọ nweko ihe-unu: n'ihi na àjà di otú a nātọ Chineke ezi utọ.
|
Ningakuyekeli kwenta lokuhle nekuhlephunelana loko leninako, ngobe iminikelo lenjalo iyamtfokotisa Nkulunkulu.
|
1.186832
|
Mu onwem gēkpe-kwa-ra Nnam, Ọ gēnye kwa unu Onye-nkasi-obi ọzọ, ka Ọ nọyere unu rue mb͕e ebighi-ebi,
|
Ngiyawucela kuBabe kutsi aniphe lomunye uMdvudvuti kutsi abe kanye nani kuze kube phakadze, 17
|
1.186788
|
Akụrụ m mkpụrụ , Apọlọs gbara ya mmiri , ma ọ bụ Chineke na- eme ka o too;
|
Mine ngahlanyela nje, Apolosi yena wafike wanisela, kepha nguNkulunkulu lokhulisile.
|
1.18672
|
Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n'etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m - ya ka unu ga-ege ntị. - Diut.
|
[Jehova] Nkulunkulu wenu uyawunivusela umphrofethi lonjengami emkhatsini wabomnakenu.
|
1.186415
|
The Mkpughe zoroma kwere ekwe na-ekweghị ekwe n'ihi Allah mere ka a mara ya:
|
accordance nga Nkulunkulu vulamehlo are disbelievers.
|
1.186052
|
Ị buligo ebube gị elu karịa eluigwe.
|
Wena ubeke ludvumo lwebukhosi bakho ngetulu kwemazulu.
|
1.185841
|
36 Ya mere ọ buru na Ọkpara gēme ka unu pua n'orù, unu gābu ndi puworo n'orù n'ezie.
|
36 Ngako nangabe iNdvodzana inikhulula, nitawukhululeka sibili.
|
1.185503
|
nke unu onwe-unu jeghariri nime ha n'oge gara aga, mb͕e unu nādi ndu nime ihe ndia.
|
nani lenihamba ngendlela,
|
1.185493
|
"Ana m aga ụlọ akwụkwọ 2."
|
Mine ngiya esikolweni. "
|
1.185487
|
"Ruo Ole Mgbe Ka Ị Ga Na-eruru Sọl Uju?
|
"Mpakha lini Mmunlelaka Sawuli?"
|
1.185449
|
Ụmụ okorobịa , m na- edetara unu akwụkwọ , n' ihi na unu emeriwo ajọ onye ahụ .
|
Ngibhalela nine majaha, ngobe nimncobile lomubi.
|
1.185369
|
N'etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ihe anọ dị ndụ+ ndị jupụtara n'anya ma n'ihu ma n'azụ.
|
Emkhatsini lapho kunalesihlalo sebukhosi khona nasemaceleni aso, kunetidalwa letine letiphilako letigcwele emehlo ngembili nangemuva.
|
1.185291
|
Olee otú anyị si mara na ndị mmụọ ozi nwere mmasị n'ebe ndị mmadụ nọ?
|
Sati ngani kutsi tingilosi tinendzaba nebantfu?
|
1.1851
|
Ma a ga-ebipụ ndị ajọ omume n'ụwa; a ga-efopụkwa ndị na-aghọ aghụghọ na ya.
|
Kodvwa lababi bayawususwa eveni, nalabanemacebo bayawusishulwa kulo.
|
1.184974
|
Ùnu amatabeghị , ùnu aghọtabeghịkwa ihe ọ pụtara ?
|
Nanyalo anikacondzi, futsi anikaboni?
|
1.184905
|
39 N'ihi na nkwa dịịrị gị na ụmụ gị na ndị niile nọ ebe dị anya, onye ọ bụla Onye -nwe Chineke anyị kpọrọ onwe ya. "
|
Ngobe sitsembiso senu nesabantfwana benu, sabo bonkhe labasekudzeni, bonkhe iNkhosi Nkhulunkhulu wetfu leyobabita."
|
1.184896
|
Gịnị ka di na nwunye ịbụ "otu anụ ahụ́" pụtara?
|
Kusho kutsini kutsi indvodza nemfati 'banyamanye'?
|
1.18459
|
Jizọs zara ya , sị: " Onye ọ bụla nke ṅụrụ mmiri a , akpịrị ga- akpọ ya nkụ ọzọ .
|
Jesu wamphendvula watsi: "Wonkhe lonatsa lamanti lawa, uphindze ome futsi.
|
1.184548
|
Jisus zara ya, si, Ọ buru na i matara onyinye Chineke, na onye ọ bu nke nāsi gi, Nyem miri ka M'drinkua. ị gaara ajụ ya, ọ gaara enye gị mmiri na -enye ndụ. "
|
Jesu waphendvula watsi: "Kube mane bewusati sipho saNkulunkulu nekutsi ngubani lona lotsi: 'Nginatsise,' ngabe ucele kuye, yena abetakunika emanti laphilako."
|
1.184482
|
(Jems 4:14) Otú ọ dị, Jehova maara ihe ndị ga-eme n'ọdịnihu.
|
(Jakobe 4:14) Nobe kunjalo, Jehova uyati kutsi likusasa liphetseni.
|
1.18448
|
8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
|
Babusisiwe labahlantekile enhlitiyweni, ngobe bayawumbona Nkulunkulu.
|
1.184102
|
Site ná ntachi obi gị, ị ga-enweta ndụ gị. "
|
Ciniselani ngekubeketela kwenu, niyawutisindzisa ngaloko."
|
1.18404
|
"Anyị bụkwa ndị akaebe ihe ndị a, otu a ka ọ dịkwa Mọ Nsọ, onye Chineke nyere ndị na -erubere ya isi. "
|
Sibofakazi baletintfo tsine naMoya Longcwele, losipho saNkulunkulu kulabo labamlalelako."
|
1.183762
|
Madu nile gakpọ kwa unu asì n'ihi aham.
|
Niyawutondvwa ngabo bonkhe ngenca yeligama lami.
|
1.183722
|
N' ihi ya , Mozis gọziri ha .
|
Ngako-ke Mosi wase uyababusisa.
|
1.183047
|
Ọ dighi onye ọ bula rigoworo n'elu-igwe, ma-ọbughi Onye siri n'elu-igwe ridata, bú Nwa nke madu.
|
Kute lowase wenyukela ezulwini ngaphandle kweNdvodzana yeMuntfu, leyehla ezulwini.
|
1.182956
|
Otú ọ dị , ha ziteere m otu ozi ahụ ugboro anọ , m nọkwa na- aza ha otu ihe ahụ .
|
4Bangitfumelela lomlayeto emahlandla lamane, nami ngangiloku ngibaphendvula ngayona leyo mphendvulo.
|
1.182942
|
Ụfọdụ ndị sịrị na ọ bụ ezigbo mmadụ, ndị ọzọ asị na ọ bụ onye amụma.
|
Labanye bamane batsi abengumuntfu lolungile, labanye batsi abengumphrofethi kantsi labanye bakholelwa kutsi unguNkulunkulu.
|
1.182938
|
13 Ihe ọ bula unu gāriọ kwa n'aham, ihe ahu ka M'gēme, ka ewe nye Nnam otuto nime Ọkpara-Ya.
|
13 Nobe yini leniyicela egameni lami ngitawuyenta, kuze Babe akhatinyuliswe ngeNdvodzana.
|
1.182522
|
Ị bịakwutewo m ichetara m njehie m nakwa igbu nwa m.
|
Kantsi lapha kami utele kutangikhumbuta sono sami, ubulale nendvodzana yami."
|
1.182383
|
Olee àgwà Jizọs nke e kwuru okwu banyere ya ná Ndị Filipaị 1:8, n'ihi gịnịkwa ka ndị bụ́ di ji kwesị ịdị na-egosipụta àgwà a n'ebe nwunye ha nọ?
|
Nguyiphi imfanelo Jesu abenayo lokukhulunywa ngayo kuFiliphi 1:8, futsi kungani emadvodza kufanele ayibonise lemfanelo kubafati bawo?
|
1.182117
|
aka gi bu aka Ngozi, aka gi Na za ekpere,
|
Naniphakamisa tandla tenu niteneka, nithandaza,
|
1.182073
|
Ịchọ ka naanị ya ma ọ bụ ya na mmadụ ole na ole na-anọ.
|
Kufuna kuba sodvwana nome kuba nebantfu labambalwa.
|
1.1819
|
Obi ụtọ na- adịkwara onye ahụ nke na- asụghị ngọngọ n' ihi m .
|
busisiwe o nga kubeki ngami.
|
1.18189
|
ISI NKE ATỌ - Ozi Ọma ahụ Ò Si n'Aka Chineke n'Eziokwu?
|
SIFUNDVO 03 - Letindzaba Letimnandzi Tivela KuNkulunkulu Yini Vele?
|
1.181804
|
17 Olee ebe Jizọs kụziri ihe?
|
17 Jesu bekafundzisela kuphi?
|
1.181575
|
Gịnị ka Job 38:4-7 gwara anyị gbasara ndị mmụọ ozi?
|
UmBhalo waJobe 38:4-7 usitjelani ngetingilosi?
|
1.181558
|
O wee jide dragọn ahụ , bụ́ agwọ mbụ ahụ , onye bụ́ Ekwensu na Setan , wee kee ya agbụ ruo otu puku afọ .
|
Yabamba nyokangwenya, inyoka lendzala, lekutsiwa nguMhlebi nome nguSathane; yambopha ngeluketane iminyaka leyinkhulungwane.
|
1.181278
|
Na-enye ezi ozi ka na-ekweghị ekwe nke a na-egbu mgbu ntaramahụhụ,
|
Thembisa labo disbelieve buhlungu retribution!
|
1.181104
|
Jizọs kwuru iwu abụọ kacha mkpa.
|
Jesu wakhuluma ngemiyalo lemibili lebalulekile.
|
1.181019
|
From si n'eluigwe bịa ka ọ̀ bụ mmadụ? "
|
Abelitsetse ezulwini yini nobe kubantfu?"
|
1.180858
|
Ma mb͕e egosiri obi-ọma nke Onye-nzọputa-ayi Chineke, ya na ihu-n'anya-Ya n'ebe madu nọ,
|
Kodvwa kwatsi Nkulunkulu uMsindzisi wetfu nakabonakalisa lutsandvo lwakhe kubantfu,
|
1.180825
|
Unu ahuwo na anēsite n'ọlu gu madu n'onye ezi omume, adighi-esite kwa nání n'okwukwe.
|
Niyabona-ke kutsi umuntfu wemukeleka kuNkulunkulu ngekutsi ulungile ngisho nangemisebenti, hhayi ngekukholwa kuphela.
|
1.180682
|
"Cheta Onye Okike Ukwu Gị n'Oge Ị Bụ Okorobịa"
|
"Khumbula UMdali Wakho Emalangeni Wobutjha Bakho"
|
1.180636
|
Ọ bụ na anyị siri ike karịa ya?
|
Tsine sinemandla yini kunaye?
|
1.180515
|
I rie nkpuru sitere n'osisi ahu nke M'nyere gi iwu ka i ghara iri?
|
Sewusidlile yini lesitselo salesihlahla lengakuyala ngaso kutsi ungabosidla?"
|
1.180477
|
Anyị wee nọrọ n'obodo ahụ ụbọchị ụfọdụ.
|
Sahlala emalanga lambalwa kulelo dolobha.
|
1.180358
|
Jehova nwere mmasị n'ebe Solomọn nọ, n'ihi ya, ọ gwara ya ná nrọ otu abalị, sị: 'Solomọn, gịnị ka ị ga-achọ ka m nye gị?
|
Ngalobo busuku Nkulunkulu watibonakalisa kuSolomoni, watsi kuye: "Cela nome ngabe yini lofuna kutsi ngikuphe yona."
|
1.180321
|
Iwu ahụ chetaara ndị Izrel na ha ezughị okè.
|
LoMtsetfo wakhumbuta ema-Israyeli kutsi anesono.
|
1.180194
|
Gwa Chineke okwu maka ihe ndị nā-echekasị gị na nsogbu gị gasị.
|
Khuluma naNkulunkulu ngetitfo letikukhatsatako nangetinkinga.
|
1.180162
|
Chineke m , amaara m nke ọma na ị bụ onye na- enyocha obi , nakwa na ịkwụwa aka ọtọ na- atọ gị ụtọ .
|
Ngiyati, Nkulunkulu wami, kutsi wena uvivinya inhlitiyo ujatjuliswe bucotfo.
|
1.180161
|
Ma unu echezọla ime ihe di nma na ime ka unu na ndi ọzọ nwekọ ihe-unu: n'ihi na àjà di otú a nātọ Chineke ezi utọ.
|
Ningakuyekeli kwenta lokuhle nekuhlephunelana loko leninako, ngobe iminikelo lenjalo iyamtfokotisa Nkulunkulu.
|
1.179927
|
Unu atula egwu ha, n'ihina o dighi ihe e kpuchiri nke a gaghi ekpughe, mobu nke e zoro ezo mmadu agaghi amata.
|
"Ningabesabi-ke bantfu, ngobe kute lokumbonyiwe lokungayikwembulwa, nalokufihlakele lokungayikwatiwa.
|
1.179591
|
Dị ka ị ga-ahụ, ugbu a, anyị na-ebi n'oge ahụhụ ahụ.
|
Njengobe utawubona, siphila kuso kanye sikhatsi selusizi lamuhla.
|
1.179551
|
Na ha tụrụ egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a.
|
Esabe nekubuta.
|
1.179415
|
(Jọn 1:14, Union Version) Oleezi otú Ọkpara ahụ ga-esi bụrụ akụkụ nke Chineke nke Pụrụ Ime Ihe Nile?
|
(Johane 1:14) Pho, iNdvodzana ingaba njani incenye yaNkulunkulu Somandla?
|
1.17935
|
Ya mere , Hedad sịrị Fero: " Hapụ m ka m laa n' ala m .
|
Hadadi wase ukhuluma kuFaro utsi: "Ngikhulule ngihambe, kuze ngibuyele eveni lakitsi."
|
1.179128
|
45 Ma n'ihi na Mu onwem nēkwu ezi-okwu, unu ekweghm.
|
45 Ngenca yekutsi mine nginitjela liciniso, aningikholwa.
|
1.179057
|
Bụrụ onye kwesịrị ntụkwasị obi ọbụna ruo ọnwụ , m ga- enye gị okpueze bụ́ ndụ .
|
Yetsembeka kuze kube ngusekufeni, ngiyawukupha umchele wekuphila.
|
1.178989
|
Ọdọ ọkụ+ ahụ pụtara ọnwụ nke abụọ.+ 15 Onye ọ bụla nke a na-edeghị aha ya n'akwụkwọ nke ndụ,+ a tụbara ya n'ime ọdọ ọkụ ahụ.+
|
15Lowo libito lakhe lelalingakabhalwa encwadzini yekuphila, wajikwa echibini lelivutsa umlilo.
|
1.178821
|
Chineke nọgidekwara na- arụ oké ọrụ dị ike site n' aka Pọl ,
|
Nkulunkulu wenta timangaliso letatingakavami ngetandla taPawula; 12
|
1.1786
|
Ma ugbu a,, otú anyị ga-enwe ike ịgbanahụ?"
|
Pho-ke, sesitawuphunyula kanjani?' "
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.