score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Swati
stringlengths 9
473
|
|---|---|---|
1.247813
|
Àbụ m onye nche nwanne m ?
|
Ngingumlindzi wemnaketfu yini mine?"
|
1.242857
|
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
|
Nakani tinkinga talamuhla kuphela.
|
1.242543
|
m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
|
" 'Ngiyawumnika inkhanyeti yekusa.
|
1.241949
|
Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, na anyị ga-ejekwa ije n'ụzọ ya.
|
Utasifundzisa tindlela takhe,
|
1.239859
|
"Mbilite n'ọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume kwa gaje ịdị"
|
Kutawuvuswa bantfu labalungile nalabangakalungi.
|
1.239731
|
Mgbe ọ bịara, ọ ga -agwa anyị ihe niile. "
|
Nasefikile yena utakusitjela konkhe."
|
1.23854
|
8 I nyefeghị m n'aka onye iro.+
|
8Awunginikelanga esandleni sesitsa,
|
1.237893
|
Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
|
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"
|
1.235259
|
7"A ga-enwekwa ụkọ nri."
|
7 "Kuyawuba khona tindlala."
|
1.235183
|
Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ ?
|
Akasiye yini futsi Nkulunkulu webetive?
|
1.233928
|
Umu-ntakirim, unu onwe-unu bu ndi siri na Chineke puta, unu emeriwo kwa ha: n'ihi na Onye ahu Nke nọ nime unu ka onye ahu nke nọ n'uwa uku.
|
Bantfwabami, nine nibaNkulunkulu, senibehlulile baphrofethi bemanga, ngobe lowo lokini mkhulu kunalowo losemhlabeni.
|
1.233031
|
Ya mere, asi na i cheghi nche, M'gābia dika onye-ori, i gaghi-amara kwa oge hour M'gābiakwasi gi ma-ọli.
|
Nangabe awuvuki ucaphele, ngitawuta kuwe ngikutume njengelisela, ngeke usati sikhatsi lengiyawukufikela ngaso.
|
1.231273
|
50 Ma Mu onwem achọghi otuto nkem: otù Onye di Nke nāchọ nēkpe kwa ikpé.
|
50 Angitifuneli ludvumo; munye lolufunako nalowehlulelako.
|
1.23062
|
ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
|
Nisithandazele nekutsi sikhululeke kubantfu labonakele nalababi, ngobe akusibo bonkhe labakholwako.
|
1.230421
|
Oké ọṅụ wee dị n' obodo ahụ .
|
Kwaba nekutfokota lokukhulu kulelo dolobha.
|
1.229712
|
Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n' iwu nke ka ndị a ukwuu .
|
Kute-ke lomunye umyalo lomkhulu kunaleyo."
|
1.228442
|
Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri .
|
Buka la, Sathane utawufaka labanye benu ejele, kuze nitewuvivinywa; nitawuhlushwa emalanga lalishumi.
|
1.228393
|
Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
|
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"
|
1.22752
|
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya."
|
Akusiko kwemuntfu kutsi aticondzisele yena tinyatselo takhe."
|
1.225493
|
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
|
Wachubeka Jesu watsi: "Bekukhona umuntfu labenemadvodzana lamabili.
|
1.225388
|
25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
|
25Kuphela nje bambelelani kuloko leninako, ngize ngifike.
|
1.224966
|
41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụaja na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye jiri ya mee ihe ọchị, na -asị, 42 "Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya.
|
41Kanjalo futsi nebaphristi labakhulu, netati temtsetfo, netibondza bamphukuta, batsi: 42"Wabasindzisa labanye, kodvwa yena angeke atisindzise!
|
1.224424
|
Egwu wee jide ha , ha wee na- asị: " Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa !
|
Bamangala bonkhe, badvumisa Nkulunkulu, batsi: "Asizange sesikubone lokunje."
|
1.222669
|
Ọ bụrụ n'eji okwukwe ekpee ekpere, ị ga-enwe ihe ị na-achọ.
|
Konkhe leniyakucela ngekukhuleka nikholwa, niyakukwemukeliswa."
|
1.222364
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
Ngubani lohlakaniphile nalocondzisisako emkhatsini wenu?
|
1.221004
|
N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi;
|
7Ngako-ke umuntfu lonjalo angabocabanga kutsi iNkhosi iyawumemukelisa lutfo; 8
|
1.220762
|
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
|
11 Bukani kutsi tinkhulu kangakanani tinhlavu temagama lenginibhalele ngato ngesandla sami.
|
1.220567
|
Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n' ụwa n' anya .
|
Ningalitsandzi live netintfo letiseveni.
|
1.21899
|
(Luk 6:35) Unu ga-eme ebere, ọbụna dị ka Nna unu nwere obi ebere."
|
Nibe nesihawu, njengobe neYihlo anesihawu!"
|
1.218865
|
O weturu onwe ya ala saa ha ụkwụ, ma ha ka nọkwa na-arụrịta ụka gbasara onye kacha ukwuu n'ime ha.
|
Bathula batsi cwaka; ngobe endleleni bebabutana ngekutsi ngubani lomkhulu emkhatsini wabo.
|
1.218494
|
(Abụ Ọma 34:7) Gịnị mere o ji dị mkpa ka e chebe anyị?
|
(Tihlabelelo 34:7) Yini lesenta sidzinge kuvikelwa?
|
1.21837
|
N' otu mgbe ahụ , m̀ ga- ekwe ka unu jụta m ihe ọ bụla , unu ụlọ Izrel ?
|
Mine-ke sekufanele nginivumele yini kutsi nibute kimi, ninendlu yaka-Israyeli?
|
1.217774
|
6 Ma ezi omume nke dabeere n'okwukwe na -ekwu, "Asịla n'obi gị, 'Onye ga -arịgo n'eluigwe?'"
|
Kodvwa ngekulunga kwekukholwa utsi: "Ungasho enhlitiyweni yakho utsi: 'Ngubani-ke lotakwenyukela ezulwini?' " Loko kusho kwehlisa Khristu.
|
1.217628
|
Otú ọ dị , ọ bụrụ na o kwesịrị ekwesị ka mụ onwe m gaa ebe ahụ , ha ga- eso m gaa .
|
4Nangabe kufanele nami ngihambe, ngiyawuhamba kanye nabo, batangiphekeletela.
|
1.217324
|
Ya mere, lezienụ anya ụmụnna m, ka ajọ omume nile na ekweghị ekwe nile nke obi ghara ịdị nꞌime onye ọ bụla nꞌetiti unu, nke ga-eme ka unu site nꞌiso Chineke dị ndụ tụgharịa.
|
Caphelani-ke, bazalwane, kutsi kubete emkhatsini wenu lonenhlitiyo lembi nalengakholwa, longahle ahlubuke loNkulunkulu lophilako.
|
1.217173
|
Ha sịrị: " Toonụ Jaa !
|
Basho: Haleluya, besho: Haleluya!
|
1.216892
|
(Zefanaya 2:3) Olee mgbe ọ ga-eme ya?
|
(Zefaniya 2:3) Kutakwenteka nini loko?
|
1.216127
|
Ọ ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
|
Utakunibhabhatisa ngaMoya Longcwele nangemlilo.
|
1.215473
|
Ọ kpọrọ Nna ya "nanị ezi Chineke ahụ."
|
Wabita Babe wakhe ngekutsi 'nguNkulunkulu longuye yedvwa weliciniso.'
|
1.21483
|
Kedu ka ha ga-esi kwere na ya ma ọ bụrụ na ha anụbeghị banyere ya n'ụzọ zuru ezu?
|
Bangamkholwa njani labangazange sebeve ngaye?
|
1.214781
|
(Matiu 24:7) E gburu ọtụtụ nde mmadụ n'agha na narị afọ gara aga.
|
(Matewu 24:7) Tigidzi tebantfu tibulewe etimphini kulelikhulu leminyaka lelendlulile.
|
1.214426
|
Ọbụna Setan maara nke ahụ.
|
Ngisho naSathane imbala uyakwati loko.
|
1.214246
|
Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n' ebe a ?
|
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"
|
1.213722
|
n' ihi na onye na- adịghị emegide anyị dịnyeere anyị .
|
Ngobe lowo longakemelani natsi, ukanye natsi.
|
1.213642
|
Ọ bụrụ na ị gaa n' aka ekpe , mụ onwe m ga- aga n' aka nri; ma ọ bụrụ na ị gaa n' aka nri , mụ onwe m ga- aga n' aka ekpe .
|
Nawukhetsa kuya ngesancele, mine ngitakuya ngesekudla; nawukhetsa kuya ngesekudla, mine ngitakuya ngesancele."
|
1.213259
|
Ekwere m na gị Santa Catarina.
|
Ngikholelwa kuwe Santa Catarina.
|
1.211968
|
7 Jisus zara ya, si, I mataghi ihe m'mere ub͕u a, ma i ghaghi ighọta ya.
|
7Jesu wamphendvula watsi: "Kwanyalo awukakwati loku lengikwentako, kodvwa emvakwaloko utakwati."
|
1.211943
|
Ọ bụkwa nꞌelu nkume a ka m ga-ewu ụlọ chọọchị m.
|
"Etukwelidvwala leli, ngiyolakha libandla lami."
|
1.210581
|
Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?"
|
Ningayinatsa yini lendzebe lengitayinatsa?"
|
1.209941
|
12M ga-emere gị ebere, ọ ga-emere gị ebere ma laghachi n'ala gị.
|
12Ngitaniphatsa ngesihawu, kuze kutsi nayo itewuba nesihawu kini, bese inibuyisela eveni lenu.'
|
1.209675
|
Jizọs mụtara ihe n'aka Nna ya ruo ọtụtụ ijeri afọ.
|
Jesu wafundza kuYise tigidzigidzi teminyaka.
|
1.208129
|
14 Ka e mee ihe niile ị na -eme n'ịhụnanya.
|
14Konkhe lenikwentako, akwentiwe ngelutsandvo!
|
1.207868
|
8 Ihe ndị a niile bụ mmalite ihe ụfụ nke nhụjuanya.
|
8 Tonkhe letintfo tiyawube tikucala kwemihelo.
|
1.207328
|
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
|
Nobe kunjalo, labanye lebebake bakhonta letitfombe beva shengatsi kudla lenyama bekusento sekukhonta.
|
1.207183
|
Chineke , biko , anọla m n' ebe dị anya .
|
Nkulunkulu wami, ungabi kude nami.
|
1.206729
|
"Arụchaala m ọrụ i nyere m ka m rụọ." - Jọn 17:4
|
"Ngiwucedzile umsebenti longinike wona kutsi ngiwente." - Johane 17:4
|
1.20479
|
Ya mere , unu emewo ka okwu Chineke ghara ịdị irè n' ihi ọdịnala unu .
|
Nilente laba lite livi laNkulunkulu ngenca yemasiko enu.
|
1.204682
|
kama ọ nọ na- ezi ihe , sị: " Ọ̀ bụ na e deghị , sị , ' A ga- akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị mba niile ' ?
|
Wabafundzisa watsi: "Akashongo yini Nkulunkulu emBhalweni wakhe watsi: 'Indlu yami iyawubitwa ngekutsi yindlu lapho kuthandaza khona tonkhe tive'?
|
1.204533
|
Ụmụntakịrị , m na- edetara unu akwụkwọ , n' ihi na unu amarawo Nna ahụ .
|
Ngibhalela nine bantfwana, ngobe seniyamati Babe.
|
1.204479
|
"Ebe ọ bụla mmụọ Jehova dị, n'ebe ahụ ka nnwere onwe dị." - 2 KỌR.
|
"Lapho umoya waJehova ukhona khona, kuba nenkhululeko." - 2 KHOR.
|
1.204178
|
Ọ na-enye ndị na-atụrụ ya egwu nri
|
Ubapha kudla labo labamesabako,
|
1.20387
|
Ndị a bụ ndị na- eso Nwa Atụrụ ahụ n' agbanyeghị ebe ọ na- eje .
|
Ngibo laba labalandzela liWundlu nome kukuphi lapho liya khona.
|
1.203743
|
Asịla: " Gịnị mere oge gara aga ji dị mma karịa oge a ?
|
Ungabuti utsi: "Kwabangelwa yini kutsi tinsuku takadzeni tibe ncono kunaleti tetfu?"
|
1.203203
|
"Hapụnụ ụmụntakịrị ka ha bịakwute m." - Mak 10:14
|
"Vumelani bantfwana bete kimi." - Makho 10:14
|
1.203065
|
Zụlite nwata na o kwesịrị: na mgbe o mere agadi, ọ agaghị apụ apụ na ya.
|
Khulisa umntfwana ngendlela lekufanele aphile ngayo; kuyakutsi nome asakhulile angesuki kuyo.
|
1.202471
|
Abụ m onye nlekọta nwanne m? "
|
Ngingumlindzi wemnaketfu yini mine?"
|
1.202009
|
O Chineke, I kuziri m bido na nwata m,
|
wangifundzisa kusukela ebusheni bami,
|
1.201808
|
O nweghị onye ma kpọmkwem mgbe Alaeze Chineke ga-abịa. - Matiu 24:36.
|
Kute lowatiko kutsi uMbuso waNkulunkulu uyofika nini. - Matewu 24:36.
|
1.201723
|
Onye-nwe-ayi matara idọputa ha n'ọnwunwa, bú ndi nāsọpuru Chineke, na idebe ndi ajọ omume n'ahuhu-nmehie rue ubọchi ikpé;
|
INkhosi iyakwati kubakhulula ekulingweni labo labesaba Nkulunkulu; kodvwa labangakalungi ibagcinela kujeziswa ngelilanga lekwehlulelwa, 10
|
1.201487
|
" Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri .
|
"Ningacabangi kutsi ngitele kutewucitsa umtsetfo netimfundziso tebaphrofethi.
|
1.201282
|
Ọ na-anọgidekwa nꞌekpere ehihie na abalị na-arịọ enyemaka Chineke.
|
Uthandaza busuku nemini acela lusito kuNkulunkulu.
|
1.200767
|
Ụbọchị Ikpe - Gịnị Ka Ọ Bụ?
|
Lilanga Lekwehlulela - Liyini?
|
1.200648
|
Baptizim na Mmekọrịta Gị na Chineke
|
Lubhabhatiso Nebuhlobo Bakho NaNkulunkulu
|
1.200623
|
Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha - Na Brazil
|
Batinikela Ngekutitsandzela - EBrazil
|
1.199775
|
Ana m ekele Chineke na ọ dịghị otu onye n' ime unu m mere baptizim ma e wezụga Krispọs na Geyọs ,
|
Noko ngibonga Nkulunkulu nje kutsi angizange sengibhabhatise muntfu emkhatsini wenu, ngaphandle kwaKhrispu naGayusi; 15ngako kute longatsi nabhajatiselwa egameni lami.
|
1.199589
|
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
|
Mayelana nalabaphrofethako abakhulume babe babili, nome babe batsatfu, labanye bakuhlole ngaMoya.
|
1.199022
|
I zuzuru nzuzu n' ihe a i mere , n' ihi ya , malite ugbu a gaa n' ihu , a ga na- ebuso gị agha .
|
Wena wente intfo lebulima kakhulu, kusukela manje utakulwa timphi siphelane."
|
1.198876
|
18 O kpekwara ekpere ọzọ, eluigwe wee mee ka mmiri zoo, ala wee mịa mkpụrụ ya.
|
Waphindze wathandaza, lase liyana futsi litulu, nemhlaba waphindze watsela titselo tawo.
|
1.198774
|
Dị ka ụrọ ọkpụite ji n' aka , otú ahụ ka unu dị n' aka m , unu ụlọ Izrel .
|
"Njengelibumba etandleni tembumbi, ninjalo nani esandleni sami, ninendlu yaka-Israyeli.
|
1.198597
|
Mgbe ahụ nwa we si ya, Nna, emehiewom megide elu-igwe, na n'iru gi; M agaghịkwa kwesịrị ka a kpọọ ya nwa gị.
|
Lendvodzana yatsi kuyise: 'Babe, ngonile kuNkulunkulu nakuwe, angisafanele nekutsi ngibitwe ngekutsi ngiyindvodzana yakho.'
|
1.198244
|
Na unu amaghị na a agbụrụ ndị ọgba ọsọ niile mpi, ma naanị otu onye na-agbata n'ọsọ?
|
24 Anati yini kutsi emjakweni tingijimi tigijima tonkhe, kodvwa yinye kuphela letfola umklomelo?
|
1.197223
|
42 O nye-kwa-ra ayi iwu ikwusara ndi mmadu okwu, ka m gbaa ama na obu Onye ahọputara nke Chineke ka ọ bụrụ onye ikpe nke ndi dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.
|
Wasitfuma kutsi sishumayele kubantfu, sifakaze nekutsi nguye lokhetfwe nguNkulunkulu kutsi abe nguMehluleli walabaphilako nalabafile.
|
1.197023
|
M, Chineke nke Israel, agaghị ahapụ ha.
|
mine, Nkulunkulu waka-Israyeli, ngingeke ngibashiye.
|
1.196849
|
5 Ee, anyị ga-emeli ka Jizọs, n'ihi na e kekwara anyịnwa n'onyinyo Chineke.
|
5 Yebo, singakhona kumlingisa Jesu ngobe natsi sidalwe saba ngumfanekiso waNkulunkulu.
|
1.196708
|
Nna unu bi nꞌeluigwe maara na ihe ndị a dị unu mkpa.
|
UYihlo losezulwini uyati kutsi niyatidzinga.
|
1.196466
|
Ọ kaara gị mma na ị ga-eji otu anya banye alaeze eluigwe karịa na ị ga-enwe anya abụọ, banye nꞌọkụ ala mmụọ.
|
Kuncono umane ungene embusweni waNkulunkulu uneliso linye, kunekutsi ube nemehlo omabili kodvwa uyewulahlwa esihogweni.
|
1.196464
|
30Otú ahụ ka ọ ga-adị n'ụbọchị ahụ mgbe a gaje ikpughe Nwa nke mmadụ ."
|
30Kuyawuba njalo nangelilanga leyiyakwembulwa ngalo iNdvodzana yeMuntfu.
|
1.196137
|
Ma ayi atukwasiwo obi n'aru unu nime Onye-nwe-ayi, na unu nēme, gēme kwa, ihe nile ayi nēme n'iwu.
|
Sinesibindzi eNkhosini ngani ngekutsi tonkhe letintfo lesiniyala ngato niyatenta, futsi niyawuhlala nitenta.
|
1.195599
|
Ọ dị mma na i kweghị nkwa karịa na i kwere nkwa ma ghara imezu ya .
|
Kuncono kutsi ungasenti setsembiso kunekutsi usente ungabe usasifeza.
|
1.195566
|
10:3 Ha niile wee rie nke otu nri ime mmụọ na.
|
10:3 Badla bonke of kudla kwakamoya lokufanako lokufika.
|
1.195242
|
9 N'ihi na nke a bụ okwu ekwere: "N'oge a ka m ga-abịa, Sera ga-amụ nwa nwoke."
|
Ngobe nguloko lokwashiwo setsembiso kutsi: "Ngiyawubuya ngalesikhatsi nyakenye, Sara uyawutala indvodzana."
|
1.195184
|
ka m wee hụ ma ò nwere ụzọ m ga- esi nweta mbilite n' ọnwụ bu ụzọ site ná ndị nwụrụ anwụ .
|
Ngiyati kutsi uyawungehlisela phansi kulabafile,
|
1.194905
|
Madu nile gakpoku unu asi n'ihi aham.
|
Niyawutondvwa ngabo bonkhe ngenca yeligama lami.
|
1.194588
|
N' ihi ya , Iwu ahụ dị nsọ , ihe ahụ e nyere n' iwu dịkwa nsọ , ziekwa ezi ma dị mma .
|
Kuyakhanya-ke kutsi umtsetfo ungcwele, nemyalo ungcwele, ulungile, futsi muhle.
|
1.194493
|
Kụziere m ime uche gị ,
|
Ngifundzise kwenta intsandvo yakho,
|
1.194447
|
Ọ bụ ya mere e ji akpọ ya "Ọkpara ọ mụrụ naanị ya."
|
Kungako abitwa ngekutsi 'uyiNdvodzana yakhe lekuphela kwayo.'
|
1.193828
|
Mana, n'ime ihe ndị ahụ niile anyị karịrị ndị mmeri site n'aka onye hụrụ anyị n'anya.
|
Kepha kuko konkhe loku siyancoba nekuncoba ngaye lowasitsandza.
|
1.193761
|
" A ga- eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile .
|
Emasango akho ayawuhlala avulekile,
|
1.193462
|
" Gwa ụmụ Izrel , sị , ' Ọ bụrụ na nwaanyị atụrụ ime wee mụọ nwa nwoke , nwaanyị ahụ ga- abụ onye na- adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa; ọ ga- abụ onye na- adịghị ọcha dị ka ọ na- adị mgbe ọ na- ahụ nsọ ya .
|
"Khuluma kuma-Israyeli utsi: 'Nangabe umfati akhulelwa bese utala indvodzana, utawuba ngulongcolile ngekwemtsetfo emalanga lasikhombisa, njenganakaye esikhatsini usuke angcolile.
|
1.192932
|
ma anamatukwasi obim nime Onye-nwe-ayi na mu onwem gābia kwa ọsọsọ.
|
Kepha ngiyetsemba eNkhosini kutsi nami ngitawuta masinyane.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.