score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
499
Somali
stringlengths
10
500
1.201113
Unu wee biri na Kedesh ruo ọtụtụ ụbọchị , ruo ọtụtụ ụbọchị unu biri n' ebe ahụ .
Sidaas daraaddeed Qaadeesh ayaad maalmo badan degganaydeen intii ay ahaayeen maalmihii aad halkaas degganaydeen.
1.200827
66:8 Ònye nụtụworo ihe dị otú a ihe?
66:8 Bal yaa waxaas oo kale maqlay?
1.200821
O nyela anyị ihe ọmụma nke bụ nke ọhụrụ nke Chineke dị ka Nna ọmịiko.
Wuxuu ina siiyay aqoonta cusub ee Ilaah sida Aabbe naxariis leh.
1.200723
m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
oo weliba waxaan siin doonaa xiddigta waaberi.
1.200658
Ọ bụrụ na ị nwere ike ịbụ a Muslim ma kwere na Chineke, mgbe ahụ, ọ bụghị okwukwe na Chineke na-eme ka ị na-a Christian!
Haddii aad noqon kartaa Muslim ah iyo kuwa Rumeeyey Eebe, ka dibna, ma aha Ilaah rumaysta inaad ka dhigaysa Christian a!
1.200632
Ị nwere oge maka Rosary?
Ha aad qabto waqtigii Rosary ah?
1.200398
Ọ bụrụ Bel, sowenụ ya.
Laakiin hadday tahay Bacal, isaga raaca.
1.200298
N'otu ụzọ ahụ na ọ bụ mgbe ị na-anwụ anwụ.
In si la mid ah waa marka aad ku dhiman.
1.200174
49:2 Kpọkọtanụ na-ege ntị, O ụmụ Jekọb.
49:2 Soo wada ururi oo dhegayso, O wiilashii Yacquub.
1.200162
ya bụ , anyị , bụ́ ndị ọ kpọrọ ọ bụghị naanị site n' etiti ndị Juu kamakwa site n' etiti ndị mba ọzọ , ọ̀ dị ihe o mere ?
xataa kuweenna uu u yeedhay oo uusan uga yeedhin Yuhuudda oo keliya laakiinse uu uga yeedhay quruumaha kalena?
1.200078
ọ bụrụ ozi ka anyị na- eje , ka anyị nọgide n' ije ozi a; ọ bụrụ onye na- ezi ihe , ya nọgide n' izi ihe ya;
Ama hadday tahay adeegid, aan aad u adeegno; kii wax baraana, si fiican wax ha u baro;
1.20003
" ' N' ihi na ụmụ Izrel bụ ndị ohu m .
Waayo, reer binu Israa'iil anigay addoommo ii yihiin, oo iyagu waa
1.199437
26: 220 N'ezie, Ọ bụ Onye na-anụ, nke Knower .
26|220|Eebana waa Maqle Og.
1.199331
Oge dị mma maka ị na anyị.
Time waa wanaagsan yahay, annaga iyo idinka.
1.199296
Ị ga- echere m ruo ụbọchị asaa , ruo mgbe m ga- abịakwute gị , m ga- emekwa ka ị mara ihe ị ga- eme .
Toddoba maalmood waa inaad i sugtaa, ilaa aan kuu imaado oo aan ku tuso waxaad samayn doonto.
1.199275
Ọ́ bụghị gị na ezinụlọ nna gị dum ?
Sow ma aha adiga iyo reerka aabbahaa oo dhanba?
1.199175
Ya bụrụ onyeisi ndị niile bi na Gilied .
Kaasu wuxuu ahaan doonaa madaxda dadka Gilecaad deggan oo dhan.
1.199122
Ma a sịkwa na ozi ọma nke anyị na-ekwusa dị ka ihe e zoro ezo nye onye ọ bụla, ọ bụ ihe e zoro ezo nye ndị ahụ na-ala nꞌiyi,
Laakiin injiilkayagu hadduu daboolan yahay, wuxuu ka daboolan yahay kuwa lumaya.
1.199059
"Gịnị mere unu ji na-akpọ m Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ma unu adịghị eme ihe m gwara unu?
Maxaad iigu yeedhaan, Rabbow, Rabbow, oo aad u yeeli weydaan wixii aan leeyahay?
1.198998
Ọ zaghachiri, sị: 'Abụ m Rut, ohu gị nwaanyị.
Waxay ku jawaabay: "Waxaan ahay Ruth, anoo addoontaada ah.
1.198947
N'ihi na oge ahu eruwo ka esite n'ulo Chineke malite ikpe ikpé: ma ọ buru na o buru uzọ site n'aru ayi malite, gini gābu ọgwugwu nke ndi nēkweyeghi ozi ọma nke Chineke?
Waayo, waxaa la gaadhay wakhtigii dadka Ilaah xukunka laga bilaabi lahaa, oo haddii innaga marka hore laynaga bilaabo, kuwa aan injiilka Ilaah addeecin muxuu aakhirkoodu ahaan doonaa?
1.198853
Olee otú m pụrụ ime nke a oké ihe ọjọọ na mmehie megide Chineke?
Sidee baan u qaban karaa weyn xumaanta iyo dembiga ka gees ah Ilaah?
1.198758
Kwerenụ na Chineke, kwerekwanụ na m.[2] Nꞌụlọ Nna m ọtụtụ ụlọ obibi dị ya.
Ilaah waad rumaysan tihiin, anigana i rumaysta.Guriga Aabbahay wuxuu leeyahay hoyaal badan.
1.198608
44:7 Ònye dị ka m?
44:7 Bal yaa sidayda oo kale?
1.198341
Nke ahụ bụ ihe na-amasị m banyere Latin American president.
Taasi waa waxa aan jeclahay oo ku saabsan Madaxweynaha Latin American.
1.198298
1:16 N'ihi na ihere adịghị eme m nke Oziọma.
1:16 Waayo, anigu injiilka ka xishoon maayo,.
1.198264
N'ihi na dị ka ụbọchị nile nke osisi, otú ga-abụ ụbọchị nile nke ndị m.
Waayo, sida laga soo xigtay wakhtigii geed, sidaa darteed waxay noqon doontaa wakhtigii dadkayga.
1.198208
Adịghị ike m na mmejọ m, Onyenwe anyị, ị hụla ha niile
Khaladaadkeyga iyo ciladarradayda, Sayidow, waad aragtay dhammaantood
1.198184
Mgbe ha bụsịrị abụ, ha sitere nꞌebe ahụ pụọ gawa nꞌelu ugwu olivu.
Goortay gabay ammaan ah ku gabyeen waxay u baxeen Buur Saytuun" (Matayos 26:26-30).
1.198181
Ma ọ zara ha , sị: " Olee ndị bụ nne m na ụmụnne m ndị ikom ?
Markaasuu u jawaabay oo ku yidhi, Yaa ah hooyaday iyo walaalahay?
1.197756
N'ime ya a na -ewukọkwa unu ọnụ ịbụ ebe obibi Chineke site na Mmụọ.
Idinkana isagaa laydinku wada dhisay inaad ahaataan rugtii Ilaah xagga Ruuxa.
1.197654
n' ihi ịba ụba nke mmebi iwu , ịhụnanya nke ndị ka n' ọnụ ọgụgụ ga- ajụkwa oyi .
Dembigu waa badnaan doonaa, taa aawadeed qaar badan jacaylkoodu waa yaraan doonaa.
1.197577
Mgbe unu ka nwere ìhè ahụ , nweenụ okwukwe n' ìhè ahụ , ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè .
Intaad nuurka haysataan, rumaysta nuurka, inaad noqotaan wiilasha nuurka.
1.197575
Ò nwere ebe anyị ga- arahụ n' ụlọ nna gị ?
Guriga aabbahaa meel aannu ku hoyanno ma leeyahay?
1.197547
"Cheta Onye Okike Ukwu Gị n'Oge Ị Bụ Okorobịa"
Xusuuso Abuurahaaga Inta Aad Dhallinyar Tahay
1.197452
Apụghị m ichere ịgụ akwụkwọ gị! "
Ma sugi karo inaan akhriyo buugaagtaada!
1.197276
Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ , ruo mgbe ha batara n' ala ndị mmadụ bi .
Oo reer binu Israa'iil waxay maannadii cunayeen afartan sannadood, ilaa ay yimaadeen dhul la deggan yahay.
1.196996
Anyị na -atụgharị ugbu a na ngalaba ọdịbendị, ọkachasị anyị ga -elele mmalite nke anyị, Gris oge ochie.
Hadda waxaan u jeednaa qaybta dhaqanka, gaar ahaan waxaan dib u eegi doonnaa asalkayagii, Giriigii Hore.
1.196967
Ndị na-edebe Oziọma na okwu ya na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.
Kuwa haynaya Injiilka iyo eraygiisa waxay ku nool yihiin weligood.
1.196961
33 Ndi-ozi we were ike uku gbaa àmà bayere nbilite-n'ọnwu nke Onye-nwe-ayi Jisus.
33 Oo rasuulladu xoog weyn bay ku sheegeen sarakiciddii Rabbi Ciise.
1.196796
Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ruo taa .
Isagu waa aabbe u ahaa reer Moo'aab, ilaa maantadan la joogo.
1.196732
Ọ́ bụghị Jehova , bụ́ Onye anyị mehieworo , onye ha na- achọghị ije ije n' ụzọ ya , onye ha na- egeghịkwa ntị n' iwu ya ?
Sow ma aha Rabbiga, kan aynu ku dembaabnay oo ay diideen inay jidadkiku socdaan, oo ay sharcigiisana addeeci waayeen?
1.196585
41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụaja na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye jiri ya mee ihe ọchị, na -asị, 42 "Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya.
27:41 Sidaas oo kale ayaa wadaaddada sare ugu majaajiloodeen, iyaga iyo culimada iyo waayeelladaba, oo waxay yidhaahdeen, 27:42 Kuwa kale ayuu badbaadiyey, qudhiisa isma badbaadin karo.
1.196562
Ihe niile e dere banyere ya, bụ!
Wax kasta oo qoran oo ku saabsan, waa!
1.196486
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
8 Waayo, haddii Yashuuca iyagii nasiyey, Ilaah markaas dabadeed kama uu hadleen maalin kale.
1.196485
Ma mb͕e unu gāchuru Jehova àjà-ekele, unu gāchu ya ka unu we buru ihe nātọ utọ.
Oo markaad Rabbiga u bixinaysaan allabari mahadnaqid ah, waa inaad kaas u bixisaan si laydiinka aqbalo.
1.196424
(Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.
(Cibraaniyada 13:4) Furitaanka wuu neceb yahay.
1.196274
Onye ka ị bụ i ji na-ekpe odibo onye ọzọ ikpe?
Yaad tahay kaaga xukuma midiidinka mid kaleto?
1.196229
Otú ahụkwa , mgbe unu na- ahụ ihe ndị a niile , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ .
Idinkuna sidaas oo kale goortaad waxan oo dhan aragtaan, garta inuu dhow yahay oo albaabbada ag joogo.
1.196212
Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị, na-amị mmịmmị n'ime ụlọ gị.
Your naagtiisii ahaan doontaa sida geed canab ah oo barwaaqo ah waxay gurigaaga ku dhex;
1.196199
Chineke wee gwa Noa ọzọ , sị: " Nke a bụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ a m na- eme ka ọ dịrị n' etiti mụ na anụ ahụ́ niile nọ n' elu ụwa .
Oo Ilaah wuxuu Nuux ku yidhi, Tanu waa calaamadii axdigii aan ku adkeeyey inta jidhka leh oo dhulka joogta.
1.196178
The Rosary nwere ihe pụrụ iche ọ pụtara nye anyị taa.
Rosary wuxuu leeyahay macnaha gaar ah inoo maanta.
1.196159
Eze wee sị Shimiaị: " Ị gaghị anwụ .
Markaasaa boqorkii wuxuu Shimcii ku yidhi, Adigu dhiman maysid.
1.196037
Ebee ka ị na-ahụ onwe gị na afọ 5?
Xaggee ayaad ku aragtaa shanta sano?
1.196035
Ọ jụrụ m ma m ga-enwe ike iziga ego tupu ọgwụgwụ nke ụbọchị, via Western Union, n'ezie.
Wuxuu i weydiiyay hadii aan awoodi doonaan in ay ka hor dhamaadka maalinta diro lacagta, via Western Union, dabcan.
1.196012
Ọ bụrụ na ịnweghị ike ime nnukwu ihe, rụọ obere ihe n'uzọ dị ukwuu. - Napoleon Hill
Haddii aadan sameyn karin waxyaabo waaweyn, wax yar u samee waxyaabo waaweyn. - Napoleon Hill
1.195968
5:30 N'ihi na anyị bụ akụkụ ahụ ya, nke anụ ahụ ya na ọkpụkpụ ya.
5:30 Waayo, innagu waxaynu nahay qayb ka mid ah uu jirka, jidhkiisa iyo lafihiisa.
1.195953
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
Waayo, ma aad ogtahay in ay tahay lagama maarmaan u ah ii ahaan in waxyaalahan oo waa Aabbahay?"
1.195921
Ma nke a abụghị nke unu, n'ihi na ọ bụ onyinye Chineke.
Markaasaa waxaa taas ma aha qudhiinnu, waayo, waa hadiyad Ilaah.
1.195897
Kwuo, sị, n'ihi na ihe atụ, obiọma, na unu adịghị eme Halloween.
Waxaad dhahdaa, tusaale ahaan, si raxmad leh, in aadan u dabaal Halloween.
1.19586
Na ha ga-akpọkwa gị City nke Jehova, na Zaịọn nke Onye Nsọ nke Israel.
Oo iyana waxay idiin ku yeedhi doonaa City Rabbiga, Siyoon oo ah Kan Quduuska ah ee reer binu Israa'iil.
1.19586
Nke a pụtara ìhè n'oge nke onye amụma Aisaia, onye obi juputara n'ahụhụ ma taa ya ahụhụ n'ekpere ya maka ndị ya afọ 2700 gara aga, na-asị: "Onye kwere akụkọ anyị?"
Tani waxay muuqatay wakhtigii nebi Ishacyaah, oo murug ka buuxsamay oo ku tukaday tukashadiisii dadkiisa 2700 sano ka hor, isagoo leh: "yaa rumaystay warkayagii?"
1.195708
onye ọ bụla nke na- anabata nwatakịrị dị otú a n' aha m na- anabatakwa m .
oo ku alla kii magacayga ilmahan oo kale ku aqbalaa, wuu i aqbalaa.
1.195653
Anyị niile nwere ihe pụrụ iche gbasara onwe anyị...
Kulligeen waxaan haysannaa wax gaar ah oo ku saabsan nafteenna...
1.195652
Anyị nọrọ na nwanne m nwaanyị ruo mgbe ọ bụ oge maka ya ka ọ gaghachi Portland, Oregon.
Waxaan joogay walaashay la ilaa ay ahayd waqti inuu dib ugu laabto Portland, Oregon.
1.195456
Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike.
Aynu hortiisa la nimaadno mahadnaq, Oo aynu isaga farxad ugu qaylinno innagoo sabuurro ugu gabyayna.
1.195127
13 Le, odibo m ga -eji amamihe mee ihe; ọ ga -adị elu ma bulie ya elu, a ga -ebulikwa ya elu.
52:13 Bal eeg, addoonkaygii fahmi doonaa; uu la sarraysiin doonaa oo kor u qaaday, oo wuxuu ahaan doonaa mid aad u la yaab leh.
1.194923
N'abalị ikpeazụ m rọrọ na m na-agụ "My Jizọs mere."
Habeen hore waxaan ku riyooday in aan akhriyeyey "My Ciise sameeyey."
1.194765
All ụwa jupụtara ebube ya!"
Dadka dhulka oo dhammu waxaa ka buuxsamay ammaantiisii la!"
1.194697
5:8 Nke a na ụdị mmetụta bụghị site n'aka ya onye na-akpọ gị.
5:8 Noocan ah saameyn kuma jiro isaga ka Kan idiin yeedhaa.
1.194689
Ma asim unu, na okwu ọ bula madu gēkwu nke nābaghi n'ihe, ha gāza ajuju bayere ya n'ubọchi ikpé.
Waxaan idinku leeyahay, Eray kasta oo aan waxtar lahayn oo dadku ku hadlo, maalinta xisaabta xisaab bay ka bixin doonaan.
1.194618
n' ihi na ọ bụ site n' aka ya ka anyị onwe anyị , bụ́ ìgwè abụọ ahụ , nwere ike ịbịaru Nna ahụ nso site n' otu mmụọ .
waayo, labadeennaba isagaynu Ruux keliya ugu galnaa Aabbaha.
1.194499
Ọ bụrụ na ị na-eso anyị Lady ...
Haddii aad raacdo Our Lady ...
1.194242
Ọ bụ ya mere m ji na- enye gị iwu , sị , ' Wepụtara onwe gị obodo atọ .
Oo sidaas daraaddeed waxaan idinku amrayaa oo idinku leeyahay, Waa inaad saddex magaalo gaar ka dhigataan.
1.194215
Ya mere, nwoke a kpọrọ Jisos onye amụma, onye na-amataghi ọdịnihu kama ọ na-ekpebi ugbu a na ike Chineke.
Haddaba ninkii wuxuu ahaa nin nebi ah oo Ciise u yeedhay, kaas oo aan ogayn mustaqbalka, laakiin wuxuu go'aamiyaa hadiyadda Ilaah.
1.194046
10:15 Amen m asị unu, onye ọ bụla ga-anabata alaeze Chineke dị ka nwatakịrị, agaghị abanye ya. "
10:15 Runtii waxaan idinku leeyahay, ku alla kii aan aqbali doono boqortooyada Ilaah sida ilmo yar oo, ma geli doono. "
1.194002
Na kor'an Allah n'onwe ya bụ "Onye Nsọ," mmụọ bụkwa ohu ya.
In Qur'aanka Ilaah qudhiisu waa "Kan Quduuska ah," ruuxuna waa addoonkiisa.
1.193884
N'ihi na ọ ga-akpọ otu asị ma hụ nke ọzọ n'anya, ma ọ bụ ọ ga-jidesienụ n'otu ma leda onye nke ọzọ.
Waayo, mid buu yeelan doonaa nacayb for mid ka mid ah, kan kalena wuu jeclaanayaa, ama uu la mid ah samray doonaa, kan kalena wuu quudhsanayaa.
1.193687
"Olee otú ha si efe ofufe?"
Sidee bay u caabudaan?
1.193628
15:52 Ha banyere ya, sị, 'Udo,' ma ọ zara, sị, 'Anyị na-atụ egwu gị .'
15|52|Markay u soo galeen kuna Dhaheen salaan Kuna yidhi waanu idinka cabsan.
1.19353
Jisọs zara ha sị, "Gịnị mekwaranụ unu ji na-emebi iwu Chineke nꞌihi omenala unu?
Wuu u jawaabay oo ku yidhi, Idinkuba maxaad amarkii Ilaah uga gudubtaan xeerkiinna aawadiis?
1.193306
Ị na-achọsi Mmụọ Nsọ ike imeghe uche gị ma nụ olu Ya ka i wee mara na Chineke n'onwe Ya nọ n'ime m?
Ma rabtaa in Ruuxa Qudduuska ahi uu furo maskaxdaada oo maqlo codkiisa si aad u ogaan kartid in Ilaah naftiisa iigu jiro?
1.193276
I debere mmanya dị mma ruo ugbu a .
Waad cabbi jirtay khamrigii wanaagsanaa ilaa tan.
1.193248
Ọ dịghị, ọ bụ Chineke nke ịhụnanya, bụ onye chọrọ iji napụta na nzọpụta.
No, isagu waa Ilaaha jacaylka oo doonaya in uu badbaadiyo iyo badbaadada.
1.19305
Ọ nwere ike dị ọkụ ebe a na ha dị oké mkpa. "
Waxay noqon kartaa mid aad u kulul halkan inay muhiim tahay. "
1.192962
Ya mere àghọwom onye-iro-unu, n'ihi na anamagwa unu ezi-okwu?
Haddaba cadowgiinnii miyaan noqday runta aan idiin sheego aawadeed?
1.192659
'N'ihi na, le, alaeze Chineke dị n'ime unu. "
'Waayo, bal eeg, boqortooyada Ilaah waa idinku dhex jirtaa. "
1.192376
Na kor'an anyị na-agụ ugboro 17 iri na asa na Isa abugh nwa Chineke.
In Quraanka waxaan akhrinay 17 jeer in 'Isa maaha wiilka Ilaah.
1.192374
M ghọrọ a Katọlik a afọ ole na ole mgbe e mesịrị ....
Waxaan noqday a Catholic yar sano ka dib ....
1.192223
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
46 Maxaad iigu yeedhaan, Rabbow, Rabbow, oo aad u yeeli weydaan wixii aan leeyahay?
1.192206
Donye ka m nwere n'eluigwe ma e wezụga gị?
Bal, yaan samada ku leeyahay adiga mooyaane?
1.192129
47:6 Iwe were m na ndị m,.
47:6 Waxaan u cadhooday dadkaygii.
1.192129
12:7 ndị ahụ na ájá alaghachikwuru ya n'ụwa, site na nke ọ bụ, na mmụọ na-alaghachikwuru Chineke, onye nyere ya.
12:7 iyo intaan ciiddu ay dhulka soo laabtay, kaas oo ay ahayd, oo ruuxuna ku noqon Ilaah, kuwaas oo ku siiyey.
1.192104
Ihe ndị a niile na -enye ike site n'otu mmụọ nsọ, onye na -ekenye onye ọ bụla n'otu n'otu dịka ọ chọrọ.
Laakiin mid ka mid Isku Ruuxa oo waxyaalahan oo dhan ka shaqeeya, qaybinaya mid walba si gaar siduu doono.
1.192009
N'ozuzu, nke a bụ ọkacha mmasị m ọhụrụ.
Guud ahaan, kani waa kan aan ugu jeclahay cusub.
1.191993
Ugboro ole ka nri anyasị nke Onyenwe anyị riri?
Immisa jeer baa cashada Rabbiga la cunay?
1.191878
N'ihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa.
waayo, Ilaaheennu waa dab wax baabbi'iya.
1.191866
Otú ọ dị , ọ dị mkpa karị ka m nọgide n' anụ ahụ́ n' ihi unu .
laakiinse inaan jidhka ku sii jiro aad baa loogu sii baahan yahay idinka aawadiin.
1.191818
48 Unu onwe -unu bu ndi -àmà nke ihe ndia.
48 Idinkuna waxyaalahaas ayaad markhaati ka tihiin.
1.191772
11:30 N'ihi ya, ọtụtụ ndị na-adịghị ike na-arịa ọrịa n'etiti unu, na ọtụtụ ndị dara n'ụra.
11:30 Sababtaas aawadeed ayay badidiinnu u itaal daran yihiin, oo u bukaan, oo qaar aan yaraynu u dhinteen.