score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 10
500
| Rundi
stringlengths 10
500
|
|---|---|---|
1.249299
|
Nke a bụ ihe nketa nke ndị na-ejere Jehova, na a bụ na ha ikpe ziri ezi na m, ka Jehova kwuru.
|
Ivyo ni bvo ragi ry'abasavyi banje, jewe Uhoraho, kandi uko ni ko gukiranuka kwabo guturuka kuri jewe."
|
1.248743
|
Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.
|
Umukama ni intatanamundagano: ni We azobakomeza akabarinda wa mubi.
|
1.248731
|
Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ."
|
Yongerako kandi ati: "Benshi muri bo bakaba bakiriho n'ubu, mugabo bamwe barasinziriye mu rupfu."
|
1.248626
|
Nikọdimọs sịrị ya: " Olee otú a pụrụ isi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi ?
|
Nikodemu aramusubiza ati: "Umuntu yoshobora ate kuvuka kandi asbaje?
|
1.248489
|
n' ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma , i nyewokwa ha ọbara ka ha ṅụọ .
|
Bavishije amaraso y'abera n'ay'abavugishwa nawe, kand.amaraso nyene niyo ubahaye ngo banywe, birababereye.
|
1.247348
|
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
|
Nta wunduta muri iyi nzu, kandi nta kintu na kimwe yanyimye kiretse wewe, kuko uri umugore wiwe.
|
1.247135
|
O bu na ndu akarighi ihe oriri, ka o bu na ahu akarighi ihe a na-eyi n'ahu.
|
None amagara ntasumba imfungurwa, umubiri na wo ugasumba ivyambarwa?
|
1.246839
|
" Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche.
|
Pilato ababwira ati: "Abarinzi murafise.
|
1.246822
|
N'ihi ya, e nwere mmadụ asatọ n'ezinụlọ Noa.
|
Mu rugo kwa Nowa rero haba abantu umunani.
|
1.246758
|
O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa.
|
Yashaka ko bavyara abana gushika isi yose yuzuye abantu.
|
1.246753
|
Ọ gaghị ese okwu , ọ gaghịkwa etisi mkpu ike , ọ dịghịkwa onye ga- anụ olu ya n' okporo ámá .
|
Ntazotongana canke ngo avuze urwamo, eka nta n'uwuzokwumva ijwi ryiwe mu mayira yagutse.
|
1.246388
|
Gịnị mere unu ga- eji nwụọ , unu ụlọ Izrel ?
|
Mbega, mwebwe muryango w'Israyeli, igituma mushaka gupfa n'iki?
|
1.246032
|
Anyị na-abụghị nke abalị, ma ọ bụ ọchịchịrị.
|
Ntituri abo ijoro canke abo umwiza.
|
1.24497
|
N'ihi na, le, ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n'eluigwe.
|
kuko impera yanyu izoba nini mw'ijuru."
|
1.244525
|
Otú ahụkwa , mgbe unu na- ahụ ihe ndị a niile , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ .
|
Ni ko kw'uko, ni mwabona ivyo vyose bishitse, muramenya ko Umwana w'umuntu yashitse, ari kw'irembo.
|
1.244507
|
Ọ gaara egbu ndị nnupụisi ahụ, mee ka a ghara inwe ndị na-enupụrụ ya isi.
|
Yari gushobora guca yica abo bagarariji, ubugarariji bwabo bugaca bugarukira aho.
|
1.244275
|
28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
|
28Uwukengereye ivyagezwe vya Mose, ivyabona bibiri canke bitatu biramwicisha, ata kagongwe.
|
1.244253
|
Gịnị ka Mozis ghọtara banyere "ụtọ mmehie"?
|
Ni igiki Musa yatahura ku bijanye no "kunezererwa igicumuro"?
|
1.243361
|
Chegodị otú obi gaara esi tọọ Setan ụtọ ma á sị na Sera hapụrụ Ebreham, lụwazie Fero.
|
Iyumvire ingene Shetani yari kuryoherwa iyo Sara ahitamwo guheba Aburahamu, akibera umugore wa Farawo!
|
1.242728
|
8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà.
|
Si we yari umuco, mugabo yari icabona ca nya muco.
|
1.24254
|
Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri .
|
Eh'uwo Murwanizi azoshira bamwe muri mwebwe mw'ibohero kugira ngo mugeragezwe, kandi muzogira amarushwa imisi icumi.
|
1.242333
|
Anyị abụghị nke abalị ma ọ bụ ọchịchịrị.
|
Ntituri abo ijoro canke abo umwiza.
|
1.241815
|
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
|
Ni igiki umuhanuzi yava i Yuda yananiwe gukora, kandi vyavuyemwo iki?
|
1.24162
|
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
|
4 Ariko nya bantu indiri bo muri ico gisagara bicamwo imigwi, bamwe baja ku ruhande rw'Abayuda, abandi na bo ku ruhande rw'intumwa.
|
1.241203
|
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
|
Nta kintu gishasha kiriho munsi y'izuba.
|
1.241172
|
N'ihina ụbọchị ndị ahụ ga-adakwasa gị, mgbe ndịiro gị ga-akpagide gị, gbakwaa gị gburugburu n'akụkụ niile na-emegide gị.
|
Na kare, hazoza imisi, abansi bawe bagukikuze imigazo, ingabo zabo ziguce irya n'ino, bakwegereze mu mpande zawe zose.
|
1.241016
|
Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
|
Nturahire umutwe wawe, kuko ata n'agashatsi kawo na kamwe wobwira ngo kere canke kirabure.
|
1.240818
|
Ndị mmadụ nke Book!
|
Ewe bwenge buke!
|
1.240119
|
Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ?
|
Canke kandi amusavye ifi, akamuha inzoka?
|
1.239732
|
Ma Sera emeghị ụdị ihe ahụ.
|
Ariko Sara nta vyo yagize.
|
1.239597
|
38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu.
|
38Iryo ni ryo rihambaye rya mbere.
|
1.239103
|
nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla .
|
Bazokuramira mu maboko yabo, Woye gutsitara kw'ibuye.
|
1.238874
|
ma mb͕e anyanwu wara, ha chanwua; ha we kpọnwua, n'ihi na ha enweghi nkpọrọgwu.
|
Izuba riraseruka, baca babirangura, kuko bibashobokeye.
|
1.238192
|
Obi ga-adị ya ụtọ ka gị na ya kwurịta ihe ahụ.
|
Azohimbarwa no kuyaga nawe ku bibazo nk'ivyo.
|
1.237594
|
Ihe anọ ahụ dị ndụ wee na- asị: " Amen !
|
Na vyo vya Bizima bine biravuga biti: " Amen ! "
|
1.237565
|
E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
|
Nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza."
|
1.237565
|
E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
|
nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza."
|
1.237219
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
13Ni nde muri mwebwe w'umunyabwenge kandi w'umuhanga?
|
1.237114
|
(Jọn 17:3) Na-amụsi Bible ike.
|
(Yohani 17:3) Niwige Bibiliya ubigiranye umwete.
|
1.236938
|
Taa, ọ bụrụ n'ịnụ olu Ya, unu akpọchila obi unu.
|
Uyu musi ni waramuka wumvise ijwi ryiwe, ntukomantaze umutima wawe nka kera."
|
1.236168
|
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
|
13 Ni nde ari inkerebutsi kandi ategera muri mwebwe?
|
1.236077
|
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
|
Ba bamarayika bahejeje kuva aho bari, basubiye mw'ijuru, nya bungere baravugana bati: Ngo rero tuje i Betelehemu turabe ico kintu cabayeyo, ico umwami Imana yatumenyesheje.
|
1.23605
|
4 Aịzik nwa Ebreham bụkwa onye ọzọ ruru uju ruo ogologo oge.
|
4 Izahaki umuhungu wa Aburahamu na we nyene yaramaze igihe atuntuye.
|
1.236029
|
Ọ bụrụ na unu arịọ ihe ọ bụla n'aha m, m ga-eme ya."
|
Nimwagira ico musaba kw'izina ryanje nzogikora."
|
1.235289
|
"Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa.
|
"Ntukihingurire igishusho c'ikibazano canke ishusho imeze nk'ikintu ico ari co cose kiri mu majuru hejuru canke kw'isi hasi canke mu mazi munsi y'isi.
|
1.235036
|
Ha wee na- akpọ Lọt òkù , na- asị ya: " Olee ebe ndị ikom ahụ bịakwutere gị n' abalị a nọ ?
|
Bahamagara Loti bati " , Abagabo binjiye iwawe muri iri joro bari hwe ?
|
1.234059
|
Àbụ m onye nche nwanne m ?
|
Nar'umwungere wa murumuna wanje?
|
1.233862
|
Eze wee sị m , mgbe nwunye ya nọ ọdụ n' akụkụ ya: " Njem gị ọ̀ ga- ewe ụbọchị ole , oleekwa mgbe ị ga- alọta ?
|
Muri ico gihe, umwami yari kumwe n'umwamikazi; umwami rero arambaza ati: "Uzoguma mu rugendo imisi ingahe kandi uzogaruka ryari?"
|
1.233826
|
Olee otú ozi ọma anyị na-ekwusa si gbasa iwu kachanụ Chineke nyere?
|
Igikorwa cacu co kwamamaza gihuye gute n'amategeko y'Imana asumba ayandi yose?
|
1.232869
|
Mgbe ahụ nwa we si ya, Nna, emehiewom megide elu-igwe, na n'iru gi; M agaghịkwa kwesịrị ka a kpọọ ya nwa gị.
|
Araheza wa muhungu abarira se ati: 'Dawe, naracumuye ku Wo mw'ijuru nongera ngucumurako, singikwiye kwitwa umwana wawe.'
|
1.232719
|
(Matiu 24:7) E gburu ọtụtụ nde mmadụ n'agha na narị afọ gara aga.
|
(Matayo 24:7) Abantu amamiliyoni baraguye mu ntambara mu kinjana giheze.
|
1.232638
|
17:18 Ọ dịghị onye na hụrụ ndị ga-alaghachi na-enye Chineke otuto, ma e wezụga nke a mba ọzọ?"
|
Nta wundi yoboneka ngo agaruke aninahaze Imana, atari uyo munyankiko! "
|
1.231897
|
A na amara osisi ọ bụla site na mkpụrụ ya.
|
Igiti cose kimenyeshwa n'Ivyamwa vyaco.
|
1.231779
|
N'ihi na nwoke a bụ nwa amaala Rom. "
|
Erega uyu muntu ni Umuroma."
|
1.231249
|
Chineke we sị, ka anyị mee ka mmadụ n'onyinyo anyị.
|
Imana iravuga iti "Tureme umuntu agire ishusho yacu ase natwe,
|
1.230941
|
Ma , ya jiri okwukwe na- arịọ , n' enweghị obi abụọ ma ọlị , n' ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na- akwagharị , na- enugharịkwa .
|
Ariko, n'asabane ukwemera, ata co akekeranya, kuko uwukekeranya ameze nka vya bisebuzi vy'ikiyaga umuyaga ucura ucurura.
|
1.230824
|
Jizọs si otú a nye anyị ihe ahụ Adam tụfuru.
|
Yezu rero yaragarukanye ico Adamu yari yaratakaje.
|
1.230594
|
Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ndụ Ka Mma?
|
Woronka gute ubuzima bwiza kuruta?
|
1.230526
|
Ọ́ bụghị onye nọ na- eri ihe na tebụl ?
|
Mbega s'uwuba yicaye ku meza ?
|
1.229936
|
Ònye nꞌetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nꞌogologo ụbọchị nke ndụ ya site nꞌichegbu onwe ya?
|
Aho nyene, ni nde muri mwebwe yoshobora kwiyongerereza akanya na gatoyi k'ukuramba ngo n'uko bimuhagaritse umutima?
|
1.22953
|
Ana m agwa gị,e nwere ihe karịrị ụlọ nsọ a.
|
Nanje ndababwiye ko ngaha hari uwuruta Igisengero.
|
1.229054
|
(Luk 15:10) Ndị mmụọ ozi nwere mmasị n'ebe ndị na-efe Chineke nọ.
|
Abamarayika baritaho cane abasavyi b'Imana.
|
1.228713
|
Gịnị ka m mụtara mere m ji kwesị iji obi m dum na mkpụrụ obi m dum hụ ya n'anya?' - 1 Timoti 4:15.
|
Kubera iki nkwiye kumukunda n'umutima wanje wose n'ubuzima bwanje bwose?' - 1 Timoteyo 4:15.
|
1.22845
|
Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
|
Nturahire umutwe wawe, kuko ata n'agashatsi kawo wobwira ngo kere canke kirabure.
|
1.228348
|
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
|
Ba bamarayika bahejeje kuva aho bari, basubiye mw'ijuru, nya bungere baravugana bati: Ingo rero tuje i Betelehemu, turabe ico kintu cabayeyo, ico Umwami Imana atumenyesheje.
|
1.228191
|
Olee otú Chineke, Ọkpara ya, na ndị niile na-efe Chineke si bụrụ otu?
|
Ni mu buryo ki Imana, Umwana wayo hamwe n'abasavyi bayo bose ari umwe?
|
1.228095
|
Ụmụ Livaị niile wee malite izukọta n' ebe ọ nọ .
|
Abalewi bose bakoranira aho ari.
|
1.22809
|
Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma .
|
Ariko muritwo nta na kamwe gakorokera haso So atabizi.
|
1.228021
|
..." N'oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ, onye ọ bụla achọtara ide n'akwụkwọ ahụ."
|
Kandi muri ico gihe abantu bawe bazorokoka, uwo wese azosangwa yanditswe muri ca gitabu."
|
1.227952
|
Ọ̀ bụ n' aka ụmụ ha ka ọ̀ bụ n' aka ndị bịara abịa ?
|
Abana babo canke ba kavantara?"
|
1.227551
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
Kuko aho babiri canke batatu bakoraniye kw'izina ryanje, mba ndi hagati yabo."
|
1.227333
|
(Diuterọnọmi 30:11-14) Ebe ọ bụ ezigbo enyi anyị, ọ ma anyị karịa otú anyị ma onwe anyị.
|
(Gusubira mu vyagezwe 30:11-14) Kubera ko ari Umugenzi wacu somambike, aratuzi neza kuruta uko twiyizi.
|
1.227178
|
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
|
Yesu arabaza: " Kandi munyitira iki 'Mwami, Mwami;' ntimukore ivyo mvuga? "
|
1.227001
|
Ha we nọdu ala n'ahiri di iche iche, ọgu ise ọgu ise, na ọgu abua na iri ọgu abua na iri.
|
Baricara bagira imigwi y'ijana n'iya mirongo itanu.
|
1.226561
|
Otu mmụọ ozi nupụụrụ Jehova isi.
|
Umwe mu bamarayika yaragararije Imana.
|
1.226531
|
N'ezie, ndị iro mmadụ ga-abụ nke ezinụlọ ya. " (Mt 10: 34-36)
|
Egome, abansi b'umuntu bazoba abo mu rugo rwiwe bwite." - Mat.
|
1.226468
|
Ọ̀ bụ na i kwesịghị imere ohu ibe gị ebere, dị ka m metere gị? '
|
None weho ntiwari ukwiye kugirira imbabazi umushumba mugenzawe, nk'uko nanje nakugiriye imbabazi?"
|
1.226215
|
13 Ọ̀ dị onye ọ bụla n'etiti unu na -ahụju anya?
|
13 Hoba hari uwuriko arihanganira imibabaro muri mwebwe?
|
1.226113
|
N' ihi ya , ụmụnna m , mgbe unu bịakọtara iri ya , cherenụ ibe unu .
|
Ni uko rero, benewacu, iyo mukoraniye hamwe ngo mufungure, nimurorerane.
|
1.224969
|
Ya mere , ọtụtụ n' ime ndị Juu ndị bịakwutere Meri , ndị hụkwara ihe o mere , nwere okwukwe n' ebe ọ nọ;
|
Aho naho tahumvise: " benshi rero mu Bayahudi bari baje kwa Mariya, babonye ico Yezu agize, baca baramwemera.
|
1.224083
|
Mgbe ahụ gịnị mere ị ga-anwụ, Unu ulo Israel?
|
Mbega, mwebwe muryango w'Israyeli, igituma mushaka gupfa n'iki?
|
1.224022
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
Kuko abo babiri canke batatu bazoba bakoraniye mw'izina ryanje, nanje nzoba ndi hagati muri bo (Matayo 16: 18-20).
|
1.22374
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
Kuko aho babiri canke batatu bakoraniye kw'izina ryanje, mba ndi hagati yabo. "
|
1.223563
|
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
|
Nikodemu aramusubiza ati: "Umuntu yoshobora ate kuvuka kandi asbaje?
|
1.223422
|
Ọgụ Setan na-alụso ndị Chineke na-aka njọ.
|
Shetani ariko ararushiriza kugaba ibitero ku basavyi b'Imana.
|
1.223397
|
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
|
Kukw'aho babiri canke batatu bakoraniye mw'izina ryanje, nanje nzoba ndi hagati muri bo (Matayo 18: 19-20).
|
1.222906
|
"Lee, Chineke bụ nzọpụta m; M ga-atụkwasị ya obi, agaghị m atụ egwu; n'ihi na Onye-nwe-ayi Chineke bu ...
|
Imana ni yo nizigiye, nta co ngitinya.
|
1.222694
|
23 N'ubọchi ahu ọ dighi ihe ọ bula unu gājum.
|
23 Kuri uwo musi nta na kimwe muzombaza.
|
1.222621
|
Otu nwaanyị Amerịka aha ya bụ Becky, kwuru, sị: "O teela m matara Mike.
|
"Hari haciye imyaka tuzinanye na Mike.
|
1.222484
|
Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
|
Bashikibe bo ntibari aha muri twebwe?"
|
1.222425
|
Ma onye ọ bụla nke gọnahụrụ m n'ihu mmadụ, m ga-agọnahụ ya n'ihu Nna m nke nọ n'eluigwe. "
|
Na we uwuzonyihakana imbere y'abantu, nanje nzomwihakana imbere ya Data wo mw'ijuru."
|
1.222391
|
31 Ub͕u a ka ikpé uwa nka di: ub͕u a ka agāchupu onye-isi uwa nka.
|
31 None ubu iyi si iciriweko urubanza, none ubu umutware w'iyi si agira ahindirwe hanze.
|
1.222061
|
Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
|
Ntidushobora kumenya ibintu vyose abamarayika bariko barakora ubu.
|
1.222014
|
Ndi bu di, hunu nwunye-unu n'anya, unu enwe-kwa-la obi ilu n'ebe ha nọ.
|
Yemwe bagabo, mugume mukunda abagore banyu kandi ntimubagirire ishavu ry'umururazi.
|
1.222013
|
71:15 na ị naghị ahụ otú Allah kere elu igwe asaa otu n'elu nke ọzọ ,
|
vEse ntimubonaukuntu Allah yaremye ibirere birindwi bigerekeranye?
|
1.221722
|
Achọrọ m gị abalị niile
|
Ndagukeneye ijoro ryose
|
1.221594
|
N' otu aka ahụkwa , mgbe unu hụrụ ka ihe ndị a na- eme , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ .
|
Na mwebwe nyene, mukabona ivyo bintu vyose, muze mumenye ko ari hafi ku miryango.
|
1.221027
|
Ọ bụ n' ájá ka ha niile si , ọ bụkwa n' ájá ka ha niile na- alaghachi .
|
Vyose vyavuye mu mukungugu, kandi vyose bisubira mu mukungugu."
|
1.220801
|
N'ezie, ndị iro mmadụ ga-abụ nke ezinụlọ ya. " (Mt 10: 34-36)
|
Kandi abansi b'umuntu bazoba abo mu nzu yiwe.
|
1.22065
|
Ma e nwere ụfọdụ n'ime unu na-ekweghị.
|
64 Ariko muri mwebwe hariho bamwe batizera.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.