score
float32 1.04
1.25
⌀ | Igbo
stringlengths 1
500
| Umbundu
stringlengths 10
498
⌀ |
|---|---|---|
1.249805
|
Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma .
|
Kuenje layimue yavio yi lokila posi te Isiene wa ci panga.
|
1.249794
|
Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?"
|
Vu pondola hẽ oku nyua okopo ame ndi laika oku nyua?"
|
1.24938
|
unu kwesịkwara iyiri mmadụ ọhụrụ ahụ nke e kere dị ka uche Chineke si dị , n' ezi omume na iguzosi ike n' ihe .
|
Ndele mu shituke vape momhepo yomadiladilo eni, ndele nye mu djale omunhu mupe a shitwa a fe Kalunga omouyuki nomouyapuki woshili."
|
1.249207
|
Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi.
|
Haimo lumue, layimue pokati kavio yi kupukila posi okuti Isiene ka ci kũlĩha.
|
1.249068
|
Ndị ahụ zukọtara malitere iti mkpu , sị: " Ọ bụ olu chi , ọ bụghị olu mmadụ !
|
Ovanhu ova li va ingida pombada tava ti: "Ondaka ei oyaKalunga, kai fi yomunhu."
|
1.248734
|
" Sọpụrụ nna gị na nne gị "; nke bụ́ ihe mbụ e nyere n' iwu nke nwere nkwa:
|
2 Hlonipa uyililo nonyoko loku ku umyalo wokuqala o ne.sitembiso,
|
1.248541
|
" (Ezikiel 34:31) Ị bụ otu n'ime atụrụ ya ndị ahụ.
|
(Esekiele 34:31) Ove u umue pokati kolomeme viaco.
|
1.248024
|
O Chineke, I kuziri m bido na nwata m,
|
A Suku, wa ndi longisa tunde vutila wange.
|
1.247202
|
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
|
Ame ndi papatisa lovava, pole, eye o ka papatisa lespiritu sandu.'
|
1.245948
|
N' ezie , ana m asị unu , Ihe ndị a niile ga- abịakwasị ọgbọ a .
|
Oshili ohandi mu lombwele, oinima aishe oyo otai ke uya kombada yepupi eli."
|
1.245812
|
Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu.
|
Haimo lumue, layimue pokati kavio yi kupukila posi okuti Isiene ka ci kũlĩha.
|
1.244855
|
Nye n'ime ha ga-ahụ ya n'anya karị? ."
|
Mbela olyelye womwaava vavali ta ka kala e mu hole unene?"
|
1.244846
|
Jisus we nāga n'iru n'amam-ihe na ogologo, nāga kwa n'amara n'ebe Chineke na madu nọ.
|
Eci Yesu a kula, wamamako kolondunge loku soliwa la Suku kuenda lomanu.
|
1.244667
|
Ọ̀ bụ na unu adịghị oke ọnụ ahịa karịa ha?
|
Wun pe piwu tek kato pi winyo?
|
1.244546
|
[18] Unu bụ ụmụ nwanyị nwere dị, doonụ onwe unu nꞌokpuru di unu nꞌihi na nke a bụ ihe unu kwesịrị ime dị ka ndị Kraịst.[19] Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
|
Ovalumenhu nye, holeni ovakainhu veni, nye inamu va ningila onyanya.
|
1.24426
|
Ọ bụ na anyị siri ike karịa ya?
|
Siti eye wa pama vali okuti etu tu sule?
|
1.243937
|
Ụzọ gị bụ nke ezi omume na nke eziokwu, Eze mgbe ebighị ebi."
|
Olonjila viove viesunga haivio viocili, a Soma yonahũlũlua.
|
1.242939
|
were kwa nkwadebe nke bu ozi ọma nke udo yikwasi n'ukwu-unu;
|
Wali kolomãi eliangiliyo liondaka yiwa yombembua.
|
1.241958
|
8'A ga-enwe oké ala ọma jijiji.'
|
8 "Ku kala ovilemawe vinene."
|
1.240872
|
Jizọs si otú a nye anyị ihe ahụ Adam tụfuru.
|
Yesu wa tumbulula eci Adama a pumba.
|
1.240621
|
Olee ọnwụnwa ndị bịaara ụfọdụ ndị amụma, ha atachie obi n'ihi okwukwe ha?
|
Ovaprofeti vamwe ova li ve lididimikila omayeleko elipi omolweitavelo lavo?
|
1.240556
|
M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n'ebe ị nọ."
|
Hu lungula, kuenda hu imba ovaso.'
|
1.240295
|
A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n'ihe m nyere n'iwu!
|
Nda wa yevelile ovihandeleko viange!
|
1.24017
|
Mee Ka M Mara Ụzọ Gị 89.
|
Ndekise Olonjila Viove 89.
|
1.239965
|
Ọ bụrụ na ha egee ya ntị, ha ga-adị ndụ ebighị ebi.
|
Ngeenge ova pwilikine kuye, otava ka kala nomwenyo fiyo alushe.
|
1.238871
|
O nweghị onye ma kpọmkwem mgbe Alaeze Chineke ga-abịa. - Matiu 24:36.
|
Voluali lomue wa kũlĩha eteke Usoma wa Suku u keya. - Mateo 24:36.
|
1.238633
|
Ọ gwọrọ ndị ọrịa, ọbụna mee ka ndị nwụrụ anwụ si n'ọnwụ bilie.
|
Wa sakula olombei kuenda wa pindula omanu kolofa.
|
1.238266
|
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
|
Kuenje Yesu o fetika loku popia hati: "Ulume umue wa kuata omãla vavali valume.
|
1.237525
|
Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa ha ?
|
Wun pe piwu tek kato pi winyo?
|
1.237119
|
A na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n'ụwa niile, otú ahụ Jizọs buru n'amụma.
|
Olondaka viwa Viusoma wa Suku vi kasi oku kundiwa voluali luosi, ndomo Yesu a ci popele.
|
1.236182
|
Nwoke ahụ ga- egosikwa unu nnukwu ọnụ ụlọ dị n' elu nke e doziri edozi .
|
Eye o ka vu lekisi ohondo yimue yinene kosapalalo ya posuisua.
|
1.235853
|
Ọ sịrị ha: "Ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ na ume na ihe niile.
|
Upostolo Paulu wa soneha ndoco: "[Suku] eca eca komanu vosi omuenyo lefuimo lovina viosi.
|
1.235834
|
Jiri otu izu lee otú i si eme (ọ bụghị otú di gị ma ọ bụ nwunye gị si eme) ma a bịa n'otú i si:
|
Vokuenda kuosemana yimosi, kũlĩhisa ocituwa o lekisa okuti (kovituwa viohueli yove hakoko) kovina ndeci:
|
1.235245
|
Jon: Echere m na ọ bụ Chineke.
|
Jon: Ndi sima okuti ondaka yaco yi tiamisiwila ku Suku.
|
1.234882
|
Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),
|
2 Hlonipa uyililo nonyoko loku ku umyalo wokuqala o ne.sitembiso,
|
1.234878
|
7:23) Mmadụ niile nọ n'ụwa taa si n'agbụrụ Noa, ụmụ ya, na ndị nwunye ha.
|
(Gen. 7:23) Keshe umwe e li kombada yedu kunena oku li oludalo laNoa, lovanamati novakulukadi vavo.
|
1.234757
|
(Ndị Efesọs 6:1) Mụta ihe n'aka Chineke.
|
(Va Efeso 6:1) Lilongisa ongangu ya Suku.
|
1.234315
|
" Unu nụrụ na a sịrị , ' Anya laara anya , ezé laakwara ezé .
|
'Wa yevi eci ca popiwa citi: Iso liso, eyo leyo.'
|
1.233818
|
Ya mere , ha jụrụ ya ajụjụ , sị ya: " Gịnịzi mere i ji na- eme baptizim ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ ?
|
Ovo va pula vati: "Momo lie o papatisila nda ove ku Kristuko, ale Eliya pamue Uprofeto?"
|
1.233755
|
Baịbụl sịrị: "Anya ga-alara anya, ezé ga-alara ezé.
|
Kotembo yaco, "ovaso olomeke a ka patuluka kuenda ovatuĩ ovisitatuĩ a ka situluka.
|
1.233448
|
Olee ozizi ndị na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma nke bụ́ eziokwu banyere Chineke?
|
Alongiso api avali a siata oku tateka omanu oku kũlĩha ocili catiamẽla ku Suku?
|
1.233335
|
Ònye makwanụ ụlọ ole ọ ga-abụ mmadụ gaa, ya aghara ịhụ ụmụ nwaanyị na ụmụaka ndị na-ebe ákwà maka na ha anụla na di ha, nna ha, ụmụ ha ndị nwoke ma ọ bụ ụmụnne ha ndị nwoke agaghịzi alọta?
|
Volonjo viñami mua yevala onjuvungo yoku lila kuakãi lomãla va pesela va isiavo, alume lomãla vavo, okuti lalimue eteke va laikele oku tiuka vali konjo?
|
1.233145
|
Mach 2014 _ Ihe Chineke Meere Gị
|
Elombo 2014 _ Ceci Suku a siata oku ku Lingila
|
1.232423
|
" Unu nụrụ na a sịrị , ' Akwala iko .
|
'Wa yevi eci ca popiwa citi: Ku ka pekelise.
|
1.232091
|
Ị̀ Na-ahụ "Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya"?
|
Ove hẽ o Lete "Una Ka Muiwa Lovaso"?
|
1.232083
|
" N' ihi na m ga- agbaghara ha njehie ha , agakwaghị m echeta mmehie ha .
|
Momo ndi ka ecela evĩho liavo, kuenda si ka ivaluka vali akandu avo.'" - Yer.
|
1.23157
|
Unu gburu ohu Chineke bụ́ Jizọs, unu adịghịkwa erube isi n'iwu Chineke.
|
Ene wa pondi omõla wa Suku, Yesu, kuenda ka vu kasi loku pokola kovihandeleko via Suku.'
|
1.231032
|
Ị̀ Ga-ahụli Chineke Onye Mmadụ Na-enweghị Ike Ịhụ Anya?
|
O Pondola hẽ Oku Mõla Suku ka Muiwa?
|
1.231013
|
"Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu"
|
"Lomue Omunu wa la Popia Ndeye" _ Omuenyo wa Yesu
|
1.230923
|
Ihe anyị ga-amụta n'ihe a bụ na Chineke na-agọzi ndị nwere okwukwe na ya.
|
Ulandu waco u tu longisa okuti, Yehova o sumũlũisa vana va kolela kokuaye.
|
1.230845
|
Obi siri Job ike na ọ ga-adị ndụ ọzọ
|
Yovi wa kolelele okuti o ka kuata vali omuenyo
|
1.230526
|
Ha wee na- eti mkpu n' oké olu , sị: " Nzọpụta anyị si n' aka Chineke anyị , bụ́ onye nọ ọdụ n' ocheeze ahụ , nakwa n' aka Nwa Atụrụ ahụ .
|
Ovo va kaluka lolukandi vati: "Epopelo li tunda ku Suku yetu, una wa tumãla kocalo kuenda ku Kameme."
|
1.229898
|
18 Onye na -ekwu okwu n'onwe ya na -achọ otuto nke ya; mana onye na -achọ otuto nke onye zitere ya bụ eziokwu, na ọ dịghị okwu ụgha dị n'ime ya.
|
18 Ou ta tongo muye mwene, ota kongo efimano laye mwene, ndele ou ta kongo efimano laau e mu tuma, oye omunashili, noipupulu kai mo muye.
|
1.229435
|
Sọpụrụ nna gị na nne gị, nke bụ iwu mbụ e kwere nkwa ya. "
|
2 Hlonipa uyililo nonyoko loku ku umyalo wokuqala o ne.sitembiso,
|
1.229243
|
Ma, ọ na-atụ anya ịhụ ya ọzọ n'ụwa ọhụrụ Chineke kwere nkwa ya.
|
Pole, o lavoka oku lisanga vali lulume waye voluali luokaliye Suku a likuminya.
|
1.228522
|
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .
|
Ovalumenhu nye, holeni ovakainhu veni, nye inamu va ningila onyanya.
|
1.227719
|
Anthony: Ọ ga-abụ na e nwere ọtụtụ ihe mere ha ji ekwu ya.
|
Antonio: Citava okuti kuli asunga amue a va vetiya oku ci popia.
|
1.227635
|
Mgbe ha gafechara, Elaija agwa Elaisha si, "Rio ihe obula m ga-emere gi tupu a kpopu m ebe i no."
|
Ofimbo ve li molweendo, Elia okwa pula Elisa ta ti: "Indile nge ndi ku ningile ouwa washa, fimbo inandi kufwa po puove."
|
1.227255
|
Nꞌihi na Kraịst ga-abụ eze tutuu ruo mgbe ọ lụgburu ndị iro ya nile, doo ha nꞌokpuru ụkwụ ya.
|
Momo Kristu o viala toke a kapa ovanyãli vaye vosi vemehi [liolomãhi] viaye.
|
1.227222
|
Adịghị m anabata otuto si n' aka mmadụ ,
|
"Ame ita ndi amuka kovanhu, ovanhu ovo nda hala.
|
1.22707
|
Ọ ga-ekele ohu ahụ maka ime ihe a gwara ya mee?
|
Eye ka lekisa hẽ olopandu kupika omo a linga ovina vo handeleka?
|
1.22674
|
Gịnị mere anyị niile ji achọ ka ahụ́ sie anyị ike?
|
Momo lie vosi yetu tu yonguila oku kuata uhayele?
|
1.226652
|
Ì kweere na "okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu"?
|
Ove hẽ o tava okuti "olondaka evi via sunguluka, kuenda viocili"?
|
1.226424
|
Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.
|
Eye Suku yange, ndu kolela.'"
|
1.226391
|
Amaara M atụrụ M, atụrụ M makwaara M
|
Ñũliha olomeme viange.
|
1.226262
|
a wụrụọlẹ hụn gi ụlọ!"
|
Kuenje onjo yene yu siali upolokoso."
|
1.225895
|
Bịa soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.'
|
Sanjukila kumue la cime cove.'
|
1.225239
|
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
|
Lesanju lialua vo sapuila vati: "A Ñala ndaño muẽle olondele via pokola kokuetu omo lioku tukula onduko yove."
|
1.225115
|
O kwuru na a ga-atụba onye ọ bụla na-emeghị otú ahụ n'ime oké ọkụ.
|
Omunhu keshe oo a li ina dulika kelombwelo olo okwa li ta ka ekelwa mediko lomundilo a fye.
|
1.225011
|
1:12 Ma onye ọ bụla nke ndi nara Ya, bụ ndị kweere n'aha Ya, o nyere ha ike ighọ umu Chineke.
|
12 Ndelenee aveshe ava ve mu tambula, okwe va pa eenghono, va ninge ovana vaKalunga, ava hava itavele edina laye.
|
1.224799
|
Unu na ndị ogbenye ga-anọ oge nile, ma ọ bụghị mụ na unu ga-anọ mgbe nile.
|
Otembo yosi ene vu kasi lolohukũi, pole, ka vu kala lame otembo yosi.
|
1.224415
|
Ọ bụrụ na ha egee ya ntị, ha ga-adị ndụ ebighị ebi.
|
Nda va yevelela kokuaye, va ka kala otembo ka yi pui.
|
1.223776
|
" Onye a bụ Mozis ahụ gwara ụmụ Izrel , sị , ' Chineke ga- esi n' etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m .
|
Moses okwa li a lombwela Ovaisrael a ti: "Omwene Kalunga koye ote ke ku pendulila mo omuxunganeki ngaashi ame.
|
1.223043
|
Olee ihe mere i ji asị , ' Unu ga- enwere onwe unu ' ?
|
O popia ndati huti, 'Vu yovoka'?"
|
1.222683
|
Ndi ọzọ nāsi, Gini mere nwoke nke nēmehie nēme ihe-iriba-ama di otú a?
|
Handi vakuavo va popia vati: "Ulume ukuakandu o linga ndati ovilimbu ndevi?"
|
1.222449
|
(Zefanaya 2:3) Olee mgbe ọ ga-eme ya?
|
(Sofoniya 2:3) Otembo yipi ci ka lingiwa?
|
1.222143
|
Gi onwe-gi edebewo manya-vine ọma rue ub͕u a.
|
Ove wa holeka omaviinyu mawa fiyo opaife."
|
1.222119
|
I debere mmanya dị mma ruo ugbu a.
|
Ove wa holeka omaviinyu mawa fiyo opaife."
|
1.221207
|
N'ime ụmụ abụọ ndị a olee nke mere uche nke nna ya?
|
Elipi po womwaava vavali a longa ehalo laxe?"
|
1.220978
|
I debere mmanya dị mma ruo ugbu a .
|
Ove wa holeka omaviinyu mawa fiyo opaife."
|
1.220663
|
Abịara m ka ha nwee ndụ , ka ha nweekwa ya n' uju .
|
Ame nde uya, vo va kale nomwenyo nouyadi.
|
1.220645
|
A Ndị Mmadụ Hà Ga-emebiru Ụwa A Otú Ọ Na-agaghịzi Ekwe Mmekwata?
|
Omunu hẽ o ka Amamako Oku Nyõla Ongongo Okuti ka yi Tumbuluiwa Vali?
|
1.220581
|
Gịnị bụ "ndụ ahụ nke bụ́ ndụ n'ezie"?
|
'Omuenyo wocili' u lomboloka nye?
|
1.220478
|
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya."
|
Omunu enda ka tẽla eye muẽle oku suñamisa okuenda kuaye."
|
1.219457
|
"Erila mkpụrụ si n'osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n'ihi na n'ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya, ị ga-anwụrịrị." - Jenesis 2:17
|
Te lika uti woku kulĩhĩsa eci ciwa leci cĩvi, owo ka ci tava oku liako, momo eteke o liako haico o fa.'" - Efetikilo 2:15-17.
|
1.219455
|
Ị̀ na-ejikarị ụgwọ?
|
Otembo yosi o kuete olofuka?
|
1.21939
|
Ọ́ bụghị m na- eziga gị ?
|
Hameko hẽ nda ku tuma?"
|
1.219263
|
Mana e meriri ha, nke mere na ha enweghịkwa ọnọdụ ọbụla n'eluigwe.
|
Nongadu novaengeli vaye ova lwa yo, ndele ova nyengwa, nonhele yokukala kwavo meulu inai monika vali.
|
1.21894
|
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya."
|
" Omunu enda ka tẽla eye muẽle oku suñamisa oku enda kuaye. "
|
1.218599
|
17 Mgbe ahụ ihe e kwuru site n'ọnụ Jeremaịa onye amụma mezuru:
|
17 Ŋai uku ki gande wusyep ende ŋaiye somohonme profet Jeremaia ŋanange taꞌe leꞌe,
|
1.218171
|
(Jọn 3:36) Gịnị ka mmadụ inwe okwukwe pụtara?
|
(Yoano 3:36) Oku lekisa ekolelo ci lomboloka nye?
|
1.218102
|
5 Ma, Chineke ò kere Setan bụ́ Ekwensu?
|
5 Anga hẽ Suku eye wa lulika Satana Eliapu?
|
1.218064
|
Ọ ka mma inwe ọtụtụ ndị enyi."
|
Ciwa nda o kuete akamba valua."
|
1.217876
|
N' oge niile m nọ n' ụwa , abụ m ìhè nke ụwa .
|
Osimbu ndi kasi voluali, ndicinyi coluali."
|
1.217851
|
Onye o bula eji mma, ọ dị mma maka ya; ma ka ngwa ngwa nke kaara gị mma,ọ bụrụ na ị ma maara .
|
Nonande otashi dulika u va pe omayele, va pandula ngeenge otashi shiiva.
|
1.217739
|
Ònye ga-eme ka nsogbu ndị mmadụ nwere bie?
|
Helie o ka tetulula ovitangi viomanu?
|
1.217654
|
Baptizim Jọn , ò si n' eluigwe ka ò si n' aka mmadụ ?
|
Epapatiso lia Yoano, lia tunda kilu, ale komanu?
|
1.217482
|
Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
|
Pole, noke yoloneke vitatu, vo sanga vonembele!
|
1.216825
|
Ka Anyị Tachie Obi Ruo Ọgwụgwụ 129.
|
Pandikisa Toke Kesulilo 129.
|
1.216487
|
Baptizim Jọn mere , ò si n' eluigwe ka ò si n' aka mmadụ ?
|
Epapatiso lia Yoano, lia tunda kilu, ale komanu?
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.