score
float32 1.04
1.25
| Igbo
stringlengths 9
499
| Kongo
stringlengths 8
500
|
|---|---|---|
1.249468
|
M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n'ebe ị nọ."
|
Mono ta pesa nge ndongisila ntangu disu na mono ke tala nge."
|
1.248656
|
Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị , nweekwa ikike ịkpọgide gị n' osisi ?
|
Nge zaba ve nde mono ikele na kiyeka ya kubika nge, ye nde mono ikele na kiyeka ya kukoma nge?
|
1.248174
|
Ee , ana m asị unu , ọ bụ onye karịrị nnọọ onye amụma .
|
Ee, mono ke kutubila beno, ye kuluta mbikudi.
|
1.248138
|
Ha wee sị, "Ee e, anyị anụbeghị na mmụọ nsọ dị."
|
Ye bo [tubaka] na yandi: Kansi beto me waka ve kutubama kana Mpeve Santu ikele.
|
1.248127
|
17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọọ ime uche ya, ọ ga-ama banyere ozizi ahụ, ma ò si n'aka Chineke, ma ọ bụkwanụ ma ọ bụrụ na mụ onwe m na-ekwu okwu n'onwe m.
|
17 Kana muntu zola kusala luzolo na yandi, yandi ta zaba sambu na malongi kana yo ikele ya Nzambi, to kana mono ke kutuba katuka na mono mosi.
|
1.248115
|
Ọ̀ bụ na otú e si kee mmadụ adịghị akụziri unu na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu isi , ọ bụụrụ ya ihe ihere;
|
14 Mpila ya kimuntu kibeni ke kulonga beno ve nde, kana bakala ikele na nsuki ya nda, ikele nsoni sambu na yandi?
|
1.247989
|
Lee na unu pụrụ ịkọwa ihu eluigwe, ma unu apụghị isite nꞌihe ịrịba ama ndị a unu na-ahụ anya kọwaa ihe oge a anyị nọ nꞌime ya pụtara.
|
Beno zaba kuswasisa ilungi ya zulu; ye beno lenda ve [kusala luswaswanu] ya bidimbu ya ba ntangu?
|
1.247257
|
20 Ya mere, unu ga -amata ha site na mkpụrụ ha.
|
20 Yo yina beno ta kuzaba bo na ba mbuma na bo.
|
1.246791
|
I nwere okwu nke ndụ ebighi ebi, 69 anyị ekwerewokwa ma mara na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke. "
|
Nge ikele na ndinga ya luzingu ya mvula na mvula; 69 ye beto beto ke kwikila ye beto zaba nde, nge ikele Santue ya Nzambi.
|
1.246481
|
"Kwere n'onye nwe ayi Jisos, agazoputa kwa gi, gi onwe gi na ezi na ulo gi."
|
31 Ye bo tubaka: Kwikila na Mfumu Yezu, ye nge ta kuguluka, nge ti nzo na nge.
|
1.245493
|
Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n'osisi?
|
Nge zaba ve nde mono ikele na kiyeka ya kubika nge, ye nde mono ikele na kiyeka ya kukoma nge?
|
1.245436
|
Ị ga-ahụ ihe ịtụnanya karịrị ndị a."
|
Nge ta mona mambu ya nene kuluta yai."
|
1.244814
|
a wụrụọlẹ hụn gi ụlọ!"
|
Tala, bo me yambudila beno nzo na beno."
|
1.244642
|
Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu .
|
Bonso Tata tindaka mono, mono mpi ke kutinda beno.
|
1.244561
|
20 Ọbuná n'oge a ka amuru Mozis, o we di nma n'anya Chineke; ya onwe-ya zutara n'ulo nna-ya ọnwa atọ.
|
20 Na ntangu yina butukaka Mose, ye yandi vandaka kitoko48 na meso ya Nzambi; ye bo sansaka yandi ngonda tatu na nzo ya tata.
|
1.243885
|
24:17 Na ọ sịrị ha, "Gịnị bụ ihe ndị a okwu, nke ị na-atụle ha na ibe, dị ka ị na-eje ije na ndị mwute?"
|
17 Ye yandi tubaka na bo: Inki mambu yai ya beno ke kutuba kati na beno na kutambulaka, ye beno ikele na kiadi?
|
1.243316
|
18 O kpekwara ekpere ọzọ, eluigwe wee mee ka mmiri zoo, ala wee mịa mkpụrụ ya.
|
18 Yandi wavutuka sambila, zulu diavana mvula, ntoto wabuta mbutu miandi.
|
1.243112
|
Jehova , ruo ole mgbe ka m ga na- eti mkpu enyemaka , ma ị dịghị anụ ya ?
|
"O Yehowa, tii nki ntangu mono fwete dila sambu na kulomba lusadisu, kansi nge ke wa ve?
|
1.242908
|
Ha wee sị: " Asaa , na obere azụ̀ ole na ole .
|
Ye bo kutuba: Nsambwadi, ti ndambu ya mbisi ya fioti.
|
1.242269
|
18 Mana a sị m, ọ bụ na ha anụbeghị?
|
18 Kansi mono ke kutuba: Bo kuwaka ve?
|
1.242102
|
Ka udo dịrị n' eluigwe , ka otuto dịrịkwa n' ebe kasị elu !
|
Ngemba na zulu, ye nkembo na bisika ya kuluta zulu!
|
1.241985
|
11 Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ahụ gasịrị,+ mmụọ nke ndụ nke si n'ebe Chineke nọ banyere n'ime ha,+ ha wee guzo n'ụkwụ ha, oké egwu wee jide ndị na-ahụ ha.
|
11 Na nima ya bilumbu yina tatu ti ndambu, mpeve ya luzingu yina katukaka na Nzambi kotaka na kati na bo,+ ebuna bo telamaka, mpi boma mingi simbaka bantu yina monaka bo.
|
1.241931
|
14 Onye ahu gēto Mu onwem: n'ihi na Ọ gēwere n'ihe nkem, kọ-kwa-ra unu ya.
|
14 Yandi yina ta kembisa mono; sambu yandi ta kubaka yina ikele na mono, ye ta zabisa beno yo.
|
1.241912
|
maka nnukwu ụbọchị!
|
Kilumbu na nge ya nene,
|
1.241333
|
Wetaranụ m mkpụrụ ego dinarịọs ka m lee .
|
Beno natila mono denali mosi, nde mono kumona yo.
|
1.240798
|
"Ma okporo ndi ezi omume di ka igwe ututu ututu n'egosiwanye ike ruo mgbe chi bọrọ."
|
Nzila ya bantu ya lunungu kele bonso nsemo yina ke landa kukuma mingi (18)
|
1.240457
|
6 Asim unu, na ihe kariri ulo uku Chineke nọ n'ebe a.
|
6 Kansi, mono ke kutuba na beno nde: Ikele awa na kima mosi ya kuluta tempelo na nene.
|
1.240307
|
33 Ndi-ozi we were ike uku gbaa àmà bayere nbilite-n'ọnwu nke Onye-nwe-ayi Jisus.
|
33 Ye ba ntumwa vandaka kuta kimbangi ya lufutumuku ya Mfumu Yezu; ye dienga ya nene vandaka na bo yonso.
|
1.240273
|
ònye nāku ubi-vine, nādigh-eri kwa nkpuru-ya?
|
Nani ke kuna kilanga ya vinu ye ke kudia mbuma na yo ve?
|
1.240014
|
27 Unu onwe-unu gāb͕a kwa àmà, n'ihi na Mu na unu nọ site na mbu.
|
27 Ye beno mpi, beno ta kuta kimbangi; sambu nde tuka luyantiku beno ikele ti mono.
|
1.239539
|
Mmụọ ọjọọ ahụ nọ nꞌime nwoke ahụ zara sị ya, "Aha m bụ ìgwe, nꞌihi na anyị dị ọtụtụ."
|
Ye yandi kutuba na yandi: Mono ikele na zina Lengio, sambu beto ikele mingi.
|
1.239287
|
Nwaanyị ahụ wee sị ya: " Kwuo ka ụmụ m ndị ikom abụọ a nọdụ ala , otu onye n' aka nri gị , otu onye n' aka ekpe gị , n' alaeze gị .
|
Yandi kutuba na yandi: Tuma nde bana na mono yai zole, kuvanda, mosi na diboko na nge ya kibakala ye mosi na diboko na nge ya kinketo, na kimfumu na nge.
|
1.239241
|
Ùnu amaghị na m ghaghị ịnọ n'ụlọ nna m?
|
Keti beno kezaba ve nde mono fwete vanda na nzo ya Tata na mono?'
|
1.239169
|
Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.
|
Yezu yai, yina tombulamaka na zulu katuka na beno na zulu, ta kwisa mutindu mosi nde beno monaka yandi kukwenda na zulu.
|
1.239051
|
20 Na mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, "Jọn Onye Na -eme Baptizim zitere anyị ka anyị bịakwute gị, na -asị, 'Ọ bụ gị bụ onye ahụ na -abịa, ka anyị ga -achọ onye ọzọ? '"
|
20 Ye bantu ntangu, ya bo kwisaka na yandi, tubaka: Yowani mbotiki me kutinda beto na nge, na kutubaka: Keti nge ikele yina ke kwisa, to beto fetele kukinga ya nkaka.
|
1.2383
|
Ụkwụ ndị liri di gị nọ n' ọnụ ụzọ , ha ga- ebupụkwa gị .
|
Tala, makulu ya ba yina zikaka bakala na nge ikele na kielo, ye bo ta kunata nge mpi.
|
1.237178
|
25 Mgbe ha hụrụ ya n'ofe oké osimiri ahụ, ha jụrụ ya, sị, "Rabaị, olee mgbe ị bịara ebe a?"
|
25 Ye ya bo monaka yandi na simu ya nkaka ya nzadi mungwa, bo tubaka na yandi: Labi, inki ntangu nge kwisaka awa?
|
1.236922
|
Otú ọ di, mb͕e Nwa nke madu gābia, Ọ̀ gāhu okwukwe n'elu uwa?
|
Kansi ntangu Mwana ya muntu ta kwisa, yandi ta kukuta lukwikilu na ntoto?
|
1.236897
|
M ga-enyekwa gị ihe ị na-arịọghị, ma akụ̀ ma ebube.
|
Ebuna mono kepesa nge mpi ata bima yina ya nge melomba ve: na kimvwama na nkembo.'
|
1.236812
|
Ya mere ha siri ya, Ọ dighi mb ase ayi nụrụ ma Mọ Nsọ di.
|
Ye bo [tubaka] na yandi: Kansi beto me waka ve kutubama kana Mpeve Santu ikele.
|
1.236555
|
Baịbụl kwuru na a "gaje inwe mbilite n'ọnwụ nke ma ndị ezi omume ma ndị ajọ omume.
|
Biblia ke tuba nde: "Bantu ya lunungu ti bantu ya kukonda lunungu ta futumuka."
|
1.236011
|
6:3 Ya mere, ụmụnna, chọọ n'etiti onwe unu maka ndị ikom asaa n'ime ezi àmà, juputa na Mọ Nsọ na amam-, bụ ndị anyị nwere onye na-elekọta ọrụ a.
|
3 Beto sosa mpi, ba mpangi, bantu nsambwadi kati na beno, yina kuvanda na kimbangi [ya mbote], ya kufuluka na Mpeve Santu ye na ngangu, ya beto ta kutula na diambu yai.
|
1.235889
|
Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị na-amaghị Chineke na-eme na nzuzo.
|
12 Sambu mambu yina bo ke salaka na kinsweki, yo kele nkutu nsoni na kutubila yo.
|
1.235855
|
"'Amaara m ọrụ gị.
|
"Mono Me Zaba Bisalu na Nge"
|
1.235846
|
O wee sị: 'Jehova na-ewesa anyị iwe n'ihi na nna anyị hà edebeghị iwu ndị e dere n'ime akwụkwọ a.
|
Na nima yandi tubaka nde: 'Jéhovah mewila beto makasi sambu beto kezitisa ve minsiku na yandi yai mesonama na mukanda yai.'
|
1.235173
|
"M na-agwa gị na taa ị ga-anọnyere m na paradaịs."
|
Yezu silaka ngondi nde: "Nge ta vanda ti mono na Paladisu."
|
1.234741
|
21 Iwu a ka anyị nwere n'aka ya: onye ọ bụla hụrụ Chineke n'anya ga -ahụkwa nwanne ya n'anya.
|
21 Tuena nsikudukusu yayi yatuka kwa yandi: uzolanga Nzambi, bika kazola mpangi andi mpe.
|
1.234028
|
Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
|
Kansi, na nima ya bilumbu tatu, bo monaka yandi na tempelo!
|
1.233463
|
Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
|
Beto lenda solula ti bo ve, mpi bo lenda solula ti beto ve.
|
1.233183
|
24 Chineke bụ mmụọ, ndị na-efe ya aghaghị ife ofufe na mmụọ na n'eziokwu. "
|
24 Nzambi ikele mpeve, yo fetele nde ba yina ke fukimina yandi, kufukimina yandi na mpeve ye na kieleka.
|
1.232978
|
Ọ bụ aka m mere ihe a niile , ọ́ bụghị ya ?
|
50 Diboko na mono salaka bima yai yonso ve?"
|
1.23276
|
Hà bụ maka ezigbo okpukpe ka ọ bụ okpukpe ụgha ọzọ?
|
Keti yo me katukaka na lusambu ya luvunu to nkutu na bisalu ya bampeve ya mbi?
|
1.232291
|
52 N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi?
|
52 Nani kati ya ba mbikudi ba tata na beno niokulaka ve?
|
1.232214
|
"Chineke adịghị ele mmadụ anya n'ihu, kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.
|
Nzambi ke pona-ponaka ve; yandi ke ndimaka bantu ya makanda yonso mpi ya bisika yonso yina ke zolaka yandi mpi ke salaka mambu ya mbote
|
1.23182
|
Wee muo nwa n'udo,
|
Salama ya salama (Dalida),
|
1.231271
|
Ọ buru na M'nēkwu ezi-okwu, n'ìhi gini ka unu onwe-unu nēkweghm? 47 Onye sitere na Chineke nānu okwu Chineke: n'ihi nka ka unu onwe-unu nānughi ha, n'ihi na unu esiteghi na Chineke.
|
Kana mono ke kutuba kieleka, ,beno, sambu na inki beno ke kwikila mono ve? 47 Yina ikele ya Nzambi, ke kuwa ba ndinga ya Nzambi; Yo yina beno, beno ke kuwaka, sambu beno ikele ya Nzambi ve.
|
1.231079
|
M ga-enyere gị aka otú ahụ m nyeere Mozis.
|
Mono ta sadisa nge kaka mutindu mono sadisaka Moize.
|
1.230361
|
Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya?
|
Yina kusalaka nganda, keti yandi kusalaka mpi kati ve?
|
1.230335
|
Ọ̀ bụ na nkume a dị elu ka anyị ga- esi mee ka mmiri gbapụtara unu ?
|
Yau kelomba nde Aaron na mono beto basisila beno masa na ditadi yai?'
|
1.229565
|
1 Ka obi-unu ghara ilọ miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwa-nu na Mu.
|
Bika nde ntima na beno kuyangisama ve; beno kwikila na Nzambi, beno kwikila mpi na mono.
|
1.229443
|
Ya mere , nnukwu onye nchụàjà ahụ sịrị ya: " Eji m Chineke dị ndụ na- eme ka ị ṅụọ iyi na ị ga- agwa anyị ma ọ̀ bụ gị bụ Kraịst , Ọkpara Chineke !
|
Ye mbuta - nganga, na kuvutulaka, kutuba na yandi: Mono ke kusonga nge na kuzenga ndefi, na zina ya Nzambi ya moyo, nde5 nge kutuba na beto kana nge, nge ikele Klistu, Mwana ya Nzambi.
|
1.22894
|
6:3 Na unu amaghị na anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi?
|
3 Keti beno kuzaba ve nde beto ta kusambisa ba wanzio?
|
1.22882
|
Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n' ụwa n' anya .
|
Beno Zola Ve Nsi-Ntoto mpi Bima Yina Kele na Nsi-Ntoto
|
1.228662
|
" PIRES , e kewaala alaeze gị , were ya nye ndị Midia na ndị Peshia .
|
PARSIN: Kimfumu na nge mekabana mpi me pesama na Bamedes na Baperse.'
|
1.228346
|
Ọ ga- amụ nwa nwoke , ị ga- agụ ya Jizọs , n' ihi na ọ ga- azọpụta ndị ya ná mmehie ha .
|
Yandi tabuta mwana bakala, ye nge tabinga nkumbu ya yandi YESU, kadi yandi tavulusa bantu ya yandi na masumu ya bau.
|
1.228318
|
42 O nyekwara anyị iwu ikwusara ndị mmadụ ozi ọma na ịgba ama na ọ bụ onye Chineke họpụtara ka ọ bụrụ onye ikpe nke ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ..
|
42 Ye yandi tumaka beto na kulonga bantu, ye kuta kimbangi nde ikele yandi me kutulama na Nzambi zusi ya ba zinga ye ya ba fwa.
|
1.228156
|
" Jizọs jụrụ ya, sị: "Ọ́ bụghị mmadụ iri ka e mere ka ha dị ọcha?
|
Yezu me yula bantu yina kele pene-pene na yandi nde: "Keti bo yonso kumi kumaka ve bunkete?
|
1.227713
|
nakwa na e liri ya , ee , na a kpọlitere ya n' ụbọchị nke atọ dị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru;
|
Bo zikaka yandi, yandi me futumuka na kilumbu ya tatu, mutindu Mikanda ya Santu ke songa.
|
1.227061
|
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
|
Inki profete ya Yuda salaka ve, mpi nki bampasi kuminaka yandi?
|
1.22675
|
38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu.
|
38 Ikele yina lutumu ya nene ti ya ntete .
|
1.226493
|
Noa bụkwa "onye na-ekwusa ezi omume.
|
Noa vandaka muntu ya mbote.
|
1.226443
|
Okwu m na-agwa gị bụ mmụọ, ọ bụkwa ndụ.
|
Mambu yina mono me tubila beno kele mpeve mpi kele luzingu.
|
1.226012
|
N' ihi na anyị onwe anyị anụwo ya site n' ọnụ ya .
|
Sambu beto mosi beto me kuwa yo na munoko na yandi.
|
1.225289
|
7 Ka ọ ghara iju gi anya na M'siri gi, Aghaghi imu unu ọzọ.
|
7 Kuyituka ve na yina mono ke tuba na nge: Beno fetele butuka diaka.
|
1.225287
|
N'ihi na anyị hụrụ kpakpando + ya nọ n'ebe ọwụwa anyanwụ, na anyị na-na-na-akpọ isiala nye ya. "
|
Sambu beto me kumona mbwetete na yandi na ndambu ya Esti, ye beto me kwisa kufukimina yandi[7].
|
1.224976
|
Ha jụrụ, sị: "Olee otú nwoke a ga-esi enye anyị anụ ahụ́ ya ka anyị rie?
|
Bo me kudiyula nde: "Inki mutindu muntu yai lenda pesa beto nsuni na yandi sambu beto dia yo?"
|
1.224842
|
42 Otú ahụkwa ka mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị.
|
42 Yo kele mutindu mosi ti lufutumuku ya bafwa.
|
1.224842
|
O meela ihe ọbụla ka ọ dị mma n'oge ya.
|
Yandi me salaka bima yonso kitoko na ntangu na yo.
|
1.224815
|
21 Gwa m, unu ndị chọrọ ịnọ n'okpuru iwu, ùnu adịghị ege ntị n'iwu?
|
21 Beno tuba na mono, beno ba yina ke kuzola kuvanda na nsi ya nsiku, keti beno ke kuwa nsiku ve ?
|
1.22463
|
14 Mgbidi nke obodo ahụ nwekwara nkume ntọala+ iri na abụọ, nweekwa aha iri na abụọ nke ndịozi iri na abụọ+ nke Nwa Atụrụ ahụ n'elu ha.
|
14 Mu lufulu lualumbu luambanza mwakala kumi ye matadi mole masonukwa kumi ye nkumbu zole zantumwa za Mwan'ameme.
|
1.224473
|
20 N'ihi na mbe unu bu ndi-orù nke nmehie, unu nwere onwe-unu n'iru ezi omume.
|
20 Sambu ntangu beno vandaka ba mpika ya disumu, beno vandaka na kimpwanza na yina me kutala masonga.
|
1.224445
|
Ka anyị tụlee uru ụfọdụ onyinye a kasịnụ Chineke nyere ga-aba ugbu a nakwa n'ọdịnihu.
|
Bika beto tadila ndambu ya mambote yina beto lenda baka ntangu yai mpi na bilumbu kekwisa na nzila ya dikabu yai ya kuluta nene ya mekatuka na Nzambi.
|
1.224444
|
Ọ̀ bụ Chineke kere ụmụ mmadụ, ka hà si n'ụmụ anụmanụ pụta?
|
Keti Nzambi gangaka bantu to bo katukaka na bambisi?
|
1.224439
|
Amaghị m na i guzo n'ụzọ.'
|
Mono vandaka kuzaba ve nde nge telamaka na nzila.'
|
1.224138
|
N'afọ 1995, m lụrụ onye na-emepụta fim.
|
Na 1995, muntu mosi ya ke futaka mbongo sambu filme kubasika kwelaka mono.
|
1.224037
|
19 Osisi ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ na-egbutu ma tụba ya n'ime ọkụ.
|
19 Nti yonso yina ke kubutaka ba mbuma ya mbote ve bo ke zenga yo ye kulosa na tiya.
|
1.22395
|
Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.
|
Muntu lenda twadisa ve kitambi na yandi mosi (23)
|
1.223934
|
Ka obi-unu ghara ilọ miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwa-nu na Mu.
|
Bika nde ntima na beno kuyangisama ve; beno kwikila na Nzambi, beno kwikila mpi na mono.
|
1.22384
|
Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya .
|
Yo zolaka kuvanda mbote sambu na muntu yina nde yandi kubutuka ve.
|
1.223798
|
O wee sị ha: " Ha ebupụwo Onyenwe m , amaghịkwa m ebe ha debere ya .
|
Yandi kutuba na bo: Sambu bo me katula Mfumu na mono, ye mono kuzaba ve na wapi bo me tula yandi.
|
1.223724
|
Ọ kpọlitedịrị otu nwatakịrị nwaanyị n'ọnwụ.
|
Yandi futumunaka nkutu mwana-nkento mosi ya fioti.
|
1.223686
|
Gịnị mere ka Noa bụrụ onye dị ịrịba ama nke fere ezi Chineke ahụ ofufe?
|
Inki kusalaka nde Noa kuvanda nsambidi mosi ya mbote ya Nzambi ya kyeleka?
|
1.223682
|
O mewo ka ihe ọ bụla maa mma n' oge ya .
|
Yandi me salaka bima yonso kitoko na ntangu na yo.
|
1.223502
|
Onye ahụ nke si n' ụwa sitere n' ụwa , ọ na- ekwukwa banyere ihe nke ụwa .
|
Muntu yina me katuka na ntoto kele muntu ya ntoto mpi yandi ke tubaka mambu ya ntoto.
|
1.223202
|
Nataniel jụrụ ya sị, "O lee ebe Ị nọ mara m?"
|
Natanaele yulaka yandi nde: "Inki mutindu nge me zaba mono?"
|
1.222491
|
18 "Agaghị m ahapụ gị dị ka ụmụ mgbei; A ga m abiakwute gi.
|
18 Mono ta kubika beno ba nsiona2 ve; mono ke kwisa na beno.
|
1.222478
|
N'ebe a ka atubudoro Setan ruo otu puku afọ ma tụba ya n'ime abis.
|
Na nima, Yezu tatula Satana na boloko sambu na bamvula 1.000.
|
1.222451
|
Ihe o nyere n'iwu adịghịkwa arọ.
|
mbila yandi keilemangapo, aa,
|
1.222315
|
Ma nọgidenụ n'obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n'elu dị ka uwe. "
|
Kansi beno, bikalaka na mbanza, tii kuna beno ta kulwatisama na ngolo ya zulu.
|
1.221246
|
Ma nne ya debere ihe ndị a nile nꞌobi ya.
|
Ye mama na yandi vandaka kubumba mambu yai yonso na ntima na yandi.
|
Igbo-Kongo_Sentence-Pairs Dataset
This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.
This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1
Metadata
- File Name: Igbo-Kongo_Sentence-Pairs
- Number of Rows: 68066
- Number of Columns: 3
- Columns: score, Igbo, Kongo
Dataset Description
The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:
score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).Igbo: The first sentence in the pair (language 1).Kongo: The second sentence in the pair (language 2).
This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.
References
Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:
[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017
[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.
[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018
[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.
[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.
[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.
[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.
[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB
[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.
[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages
- Downloads last month
- 7