Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet
score
float32
1.04
1.25
Dyula
stringlengths
10
494
Igbo
stringlengths
1
489
1.249923
Kojugu daminɛna dugukolo kan tuma min na Sutana ye ngalon fɔlɔ tigɛ.
Ihe ọjọọ malitere n'ụwa mgbe Setan ghara ụgha mbụ.
1.249679
3O kama balimaw, aw yɛrɛ ka mɔgɔ wolonwula woloma aw cɛma minw sɔɔn ka ɲi, ni hakili b'u fɛ, ni Nii Senuman.
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
1.249391
24 Nka Ala ye minnu wele, Yahutuw ni siya wèrèw kòni, olu ɲè na, Krisita ye Ala ka sebaaya ani Ala ka hakilitigiya de ye.
1:24 Ma na-adịrị ndị a na-akpọ, Juu na ndị Grik, Kraịst bụ n'onye ahụ nke Chineke na amamihe nke Chineke.
1.248901
39Tuma jumɛn an y'i ye n'i bananin be, walima n'i be kaso la n'an tagara bɔ i ye k'i dɛmɛ?›
Olee mgbe anyị hụrụ gị ka ị na- arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n' ụlọ mkpọrọ , anyị wee bịakwute gị ?
1.248812
17Kalanden bi wolonwula ni fila nunu segira ni nisɔndiya ye ka n'a fɔ Yezu ye ko: "Matigi, i tɔgɔ barika la, hali jinaw tun te se ka ban an ka fɔta ma."
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
1.248703
22Aw k'aw yɛrɛ kɔlɔsi kojugu sifa bɛɛ ma.
22 Zere ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.
1.248582
38 Sɔgɔmada joona fɛ, mɔgɔw bɛɛ tun bɛ taga lajɛn a kɔrɔ Alabatosoba kɔnɔ ka a ta karan lamɛn.
Mmadụ niile na- abịakwutekwa ya n' ụlọ nsọ n' isi ụtụtụ ịnụrụ okwu ya .
1.248282
1Kuntigiw, koo minw ka ɲi ani minw bɛnnin lo, aw fana k'o kɛ aw ka jɔɔnw ye, aw ka l'a la ko kuntigi dɔ be aw fana fɛ arijana na.
Unu ndị bụ́ nna ukwu , na- emerenụ ndị ohu unu ihe ziri ezi na ihe dị mma , ebe unu maara na unu nwekwara Nna Ukwu n' eluigwe .
1.247908
2 Ni an bè Ala kanu ka a ka ci fòlenw mara, an b'a dòn o de fè ko an bè Ala denw kanu.
Anyị pụrụ isite nꞌụdị ịhụnanya anyị nwere nꞌebe Chineke nọ ya na ụdị nrube isi anyị na-erubere ya mata na anyị hụrụ ụmụ Chineke nꞌanya.
1.247824
Nuhan de tɛrɛ mɔɔ telenni ri.
Noa bụkwa "onye na-ekwusa ezi omume.
1.247703
69Nga, kabini sisan, Mɔgɔ Dencɛ bena sigi Setigi Ala kinibolo fɛ."
Otú ọ dị , site ugbu a gaa n' ihu , Nwa nke mmadụ ga- anọdụ ala n' aka nri dị ike nke Chineke .
1.247565
O y'a sɔrɔ Yuhana tun ma bla kaso ra fɔlɔ.
n' ihi na a tụbabeghị Jọn n' ụlọ mkpọrọ .
1.247286
25 U ye Zan ɲininga tugu ko: "Ni e te Ala ka Mɔgɔ wolomanin nin ye, ni e te Eli ye, walima kiraba, e do be mɔgɔw batize mun na?" 26 A y'u jaabi ko: "Ne kɔni be mɔgɔw batize jii la.
Ndị a wee jụọ Jọn sị: "Gịnị mere i ji eme ndị mmadụ mmirichukwu, ma ọ bụrụ na ị bụghị Kristi ahụ, ma ọ bụ Ịlaịja; ị bụghịkwa Onye Amụma Ahụ"?
1.246848
28Ni mɔgɔ o mɔgɔ ye Musa ka sariya cɛn, ni seere fila, walima saba, sɔrɔla k'a fɔ ko tiɲɛ lo, o tigi ka kan ka faga, u man kan ka makari a la yɛrɛ.
Onye ọ bụla leghaara Iwu Mozis anya na-anwụ n'enweghị ọmịiko na akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbara.
1.24666
Ɲɛyirali fɛ, an be se k'a fɔ ko: "An k'a filɛ an Danbaga be min fɔ o koo la."
Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike ịsị, "Ka anyị hụ ihe Onye kere anyị kwuru gbasara ihe a."
1.245938
Sarakalasebagaw kuntigiba ye Etiyɛni ɲininga ko: 'Mɔgɔ nunu b'i jalakira koo minw na, tiɲɛn lo wa?'
Onyeisi nchụàjà wee jụọ Stivin, sị: 'Ihe ndị a hà bụ eziokwu?
1.245923
39 Ne cibaa sago filè nin ye ko, a ye minnu di ne ma, olu si kana tunun ne ma, nka ne ka u lakunun ɲènamaya kama laban don na.
Ma nka bu ihe Onye ziterem nāchọ, ka M'ghara itufu ihe ọ bula nime ihe nile O nyeworo m, kama ka M'me ka o si n'ọnwu bilie n'ubọchi ikpe-azu.
1.245865
4Nga an kisibaga Ala y'a ka ɲumanya n'a ka kanuya yira mɔgɔw la tuma min na,
Otú ọ dị , mgbe e mere ka obiọma na ịhụnanya nke Onye Nzọpụta anyị , bụ́ Chineke , nwere maka mmadụ pụta ìhè ,
1.24585
Ne bena bɔnɛ min lase u ma, u si tena bɔ o la, u si tena to nii la.
Ha apụghịkwa igosi gị na ihe ndị ha na- ebo m ebubo ha ugbu a bụ eziokwu .
1.245506
1 N badenmailu, ai siyaman ma kan ka kɛ karanmɔɔilu ri, baa ai ka a lɔn ko andeilu mɛnilu ye mɔɔilu karanna, an na kiti ri gbɛlɛya ka tamin mɔɔ tɔilu ta la.
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
1.245286
1An be baara kɛra ni Ala ye, o le kosɔn an b'aw daali ko Ala ye nɛɛma min kɛ aw ye, aw kan'a to o be kɛ gwansan ye,
Ma, dika ndi ayi na Ya nālukọ ọlu, ayi nāriọ kwa unu ka unu ghara inara amara Chineke n'efu,
1.245278
37 N'o y'a sɔrɔ ni ne te n Faa ka kɛwaliw kɛ, aw kana la ne la.
37 Ọ bụrụ na mụ adịghị arụ ọrụ Nna m, unu ekwerela m.
1.245228
39Tuma jumɛn an y'i ye n'i bananin be, walima n'i be kaso la n'an tagara bɔ i ye k'i dɛmɛ?›
Olee mgbe anyị hụrụ ka ị na-arịa ọrịa ma ọ bụ nọ n'ụlọ mkpọrọ wee bịakwute gị? '
1.245156
6 Ne b'a fò aw ye ko dò bè yan min ka bon Alabatosoba ye.
6 Asim unu, na ihe kariri ulo uku Chineke nọ n'ebe a.
1.245017
Ni a ko ka di Ala ye, Ala ka a tila sa, k'a masòrò a ko a ye Ala Denkè ye."
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
1.244823
"Aw ka to Ala ka kanuya la." - Zude 21
"Nọrọnụ n'ịhụnanya Chineke." - Jud 21
1.24455
22 Aw fana bè jò ɲògòn fè ale la ka kè Ala sigi yòrò ye Ni Senu barika la.
N'ime ya a na -ewukọkwa unu ọnụ ịbụ ebe obibi Chineke site na Mmụọ.
1.244435
Tiɲɛ na, n'i lar'a la i dusu la, Ala b'i jati mɔgɔtilennin ye, n'a bɔra i daa la, i be kisi.
N'ihi na obi okwukwe bụ ezi omume; na-ejikwa onu kwuputa ga-azọpụta.
1.244412
37 Ne y'a dòn ko aw ye Ibrahima bònsònw ye, o bèè n'a ta aw bè cogo ɲini ka ne faga, katuguni aw ma sòn ne ka kuma ka sigi yòrò sòrò aw kònò.
37 Mu onwem matara na nkpuru Abraham ka i bu, ma i nāchọ uzọ ib͕um, n'ihi na okwum adighi-ahu nime gi.
1.243617
Taga hɛrɛ la, i kɛnɛyanin ka to."
Laa n' udo , gbakee n' ọrịa ọjọọ nke na- arịa gị .
1.243474
9Yala a bena barika la o baaraden ye bari a y'a ka baara kɛta kɛ wa?
Ọ ga-ekele nwodibo ahụ n'ihina o mere ihe a gwara ya?
1.243291
nga a nana waasa ka yeelen le koo fɔ.
8 Ya onwè-ya abughi Ìhè ahu, kama ọ biara ka o we b͕ara Ìhè ahu àmà.
1.242704
18 Ni mɔgɔ min y'a jigi la a kan, o tigi kisira kiti ma, nga ni min m'a jigi la a kan, o tigi jalakira ka ban bari a ma sɔn ka la Ala Dencɛ kelenpe la.
18 Ekpeghi onye kwere na Ya ikpé: ekpewo onye nēkweghi na Ya ikpé ub͕u a, n'ihi na o kweghi n'aha nke Ọkpara Chineke muru nání Ya.
1.242153
2 ani muso damani fana, Yezu tun ye jina gwɛn ka bɔ minw dɔw la, ka dɔw kɛnɛya: Magidalaka Mariyamu, Yezu tun ye jina wolonwula gwɛn ka bɔ min la,
tinyere ụmụ nwaanyị ụfọdụ a chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ n' ahụ́ ha , gwọọkwa ọrịa dị iche iche , ya bụ , Meri onye a na- akpọ Magdalin , bụ́ onye mmụọ ọjọọ asaa si n' ahụ ya pụta ,
1.242016
34 Ne t'a ɲini mògò ka ne seereya kè, nka ne bè nin kow fò walisa aw ka kisi.
34 Ma àmà nke Mu onwem nānara esighi n'ọnu madu puta: otú ọ di, ihe ndia ka M'nēkwu, ka ewe zọputa unu.
1.24169
8- Ni Isirayɛlidenw tun donna lafiɲɛyɔrɔ nin na Zozuwe sababu la, Ala tun tena lafiɲɛlon wɛrɛ kuma fɔ tugu.
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
1.241676
37 N'o y'a sɔrɔ ni ne te n Faa ka kɛwaliw kɛ, aw kana la ne la.
37 Ọ bụrụ na anaghị m arụ ọrụ Nna m, ekwela na m;
1.241416
A ni a badenmailu tɛ bɛn."
Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
1.241402
EBURUW 10:28 _ Ni mɔgɔ o mɔgɔ ye Musa ka sariya cɛn, ni seere fila, walima saba, sɔrɔla k'a fɔ ko tiɲɛ lo, o tigi ka kan ka faga, u man kan ka makari a la yɛrɛ.
28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
1.241278
A ye dɛmɛ min kɛ ne ye k'an to Efɛzi, ele yɛrɛ b'o kala ma ka tɛmɛ bɛɛ kan.
Ị maara nke ọma banyere ozi niile o jere n' Efesọs .
1.241189
6Ne b'a fɔ aw ye ko mɔgɔ be yan min ka fisa ni Alabatosoba ye.
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
1.24116
4A gɛrɛfɛmɔgɔw y'a fɔ a ye ko: "I be Ala ka sarakalasebagaw kuntigiba le nɛni wa?"
Ndị guzo ya n' akụkụ sịrị: " Ị̀ na- ekwujọ nnukwu onye nchụàjà nke Chineke ?
1.241104
Ne bena bɔnɛ min lase u ma, u si tena bɔ o la, u si tena to nii la.
Ha apughi kwa igosi gi ihe ha nēbom ebubo ub͕u a.
1.240978
Aw ka ɲògòn ka kow muɲu ni kanuya ye.
n'obi di ume-ala na idi-nwayọ nile, n'ogologo ntachi-obi, nānagiderita ibe-unu nime ihu-n'anya;
1.240852
Yezu y'a fɔ tugun ko: "Nga ɲamɔgɔ caaman bena kɛ kɔmɔgɔw ye, kɔmɔgɔ caaman bena kɛ ɲamɔgɔw ye."
"Ma ọtụtụ n'ime ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ, ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị mbụ."
1.240799
11 A filè, Kisibaa bangera aw ye bi Dawuda ka dugu la, o ye Matigi ni Krisita ye.
11 N'ihi na Onye -nzọpụta ka amụrụ nye unu taa n'obodo Devid, onye bu Kraist Onye nwe anyi.
1.240798
23 I yɛrɛ ɲininga ko: "Yala ne be Ala bato i ko a b'a fɛ cogo min na wa?"
23 Jụọ onwe gị, sị, 'Àna m efe Chineke otú ọ chọrọ?'
1.240502
22 Aw fana bè jò ɲògòn fè ale la ka kè Ala sigi yòrò ye Ni Senu barika la.
Ọ bụkwa nꞌime Kraịst ka a na-ewusi unu ike dị ka e si ewusi ndị ọzọ ike, ka unu nile bụrụ ebe obibi nke Chineke site na Mmụọ Nsọ.
1.240501
7 N terisɔbɛw, ne te cikura sɛbɛnna k'a ci aw ma, nga cii kɔrɔman lo, min fɔra aw ye kabini a daminɛtuma na.
Ndị m hụrụ n' anya , ihe m na- edetara unu abụghị iwu ọhụrụ , kama ọ bụ iwu ochie nke unu nụrụ site ná mmalite .
1.240478
Cɛɛ ye Yezu jaabi ko "ale sera k'o bɛɛ bato, ko mun b'ale jɛn tugu"?
Nwoke ahu we si, Ihe ndia nile ka m'debere, gini fọduru m?
1.240448
23 Ni olu fana ma to u ka dannabaliya la, u na nòrò u yèrèw ba sun na, katuguni Ala bè se ka u nòrò a la ko kura.
23 Ma ha onwe ha kwa, ọ bụrụ na ha anọgideghị n'ekweghị ekwe, a ga-anyadokwa ha, n'ihi na Chineke nwere ike ịbanye ha ọzọ.
1.240349
33 E fana tun man kan ka makari i tòɲògòn na i ko ne makarila i la cogo min na wa?'
Ọ̀ bụ na gị onwe gị ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere , dị ka m mekwaara gị ebere ?
1.240206
A tora yen fo Dawuda tile la.
Ọ dịgidere n' ebe a ruo n' ụbọchị Devid .
1.240155
A hakili b'a la ko an ye buguri ye.
"Ọ na-echeta na anyị bụ ájá.
1.239787
A yɛrɛ koo lo wa, walima mɔgɔ wɛrɛ ta?"
Ọ̀ bụ banyere onwe ya ka ọ̀ bụ banyere onye ọzọ ?
1.239578
17Ale lo kɔnna fɛɛn bɛɛ ɲa, fɛɛn bɛɛ fana be yen ale lo barika la.
17 Ya onwe -ya bu kwa ihe nile uzọ, ọ bu kwa nime Ya ka ihe nile n togetherguzokọ n'otù.
1.239495
K'a fò ko: 'I ka jurumuw yafara i ma,' wala k'a fò ko: 'Wuli ka taama'?
Olee nke ka mfe , ọ̀ bụ ịsị , ' A gbagharawo gị mmehie gị , ' ka ọ̀ bụ ịsị , ' Bilie gawa ije ' ?
1.239444
8Ne y'a jaabi ko: ‹Abada, Matigi, fɛɛn min man kan ka dumu, fɛnnɔgɔnin, ne ma deli k'o don n daa la ka ye.›
8 Ma asịrị m, 'Mba, Onyenwe m; n'ihi na ọ dịghị ihe nkịtị ma ọ bụ ihe na -adịghị ọcha batara n'ọnụ m. '
1.239397
1Ne ye koo bɛɛ fɔ aw ye janko aw kunna kana cɛn.
" Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee ghara ịsụ ngọngọ .
1.239393
ye sila na kala li yɔn.›
Uzọ udo ka ha nāmaghi kwa:
1.23933
45bari Mɔgɔ Dencɛ ma na waasa mɔgɔw ka baara kɛ a ye, nga a nana ka mɔgɔw mako ɲa, ani k'a yɛrɛ nii di ka kɛ mɔgɔ bɛɛ kunmabɔ sara ye."
10:45 Ya mere, kwa, Nwa nke mmadụ abịaghị ka ha ga-ejere ya, ma nke mere na ọ ga-ejere na ga-enye ndụ ya dị ka a mgbapụta maka ọtụtụ ndị. "
1.239258
Sisan, daan be ne ka lɔnniya la, nga ne bena koo lɔn i n'a fɔ Ala be ne lɔn cogo min na.
N'ihi na ub͕u a ayi ji enyo hu ihe, nime ilu; ma mb͕e ahu ayi gāhu iru na iru: ub͕u a m'mara na nkpirikpi; ma mb͕e ahu m'gāmazu dika amazu-kwa-ram.
1.239252
25 U ye Zan ɲininga tugu ko: "Ni e te Ala ka Mɔgɔ wolomanin nin ye, ni e te Eli ye, walima kiraba, e do be mɔgɔw batize mun na?" 26 A y'u jaabi ko: "Ne kɔni be mɔgɔw batize jii la.
Ha jụziri ya, sị: "Gịnịzi mere i ji na-eme baptizim ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ?
1.23905
18Ne be barika la Ala ye, ne be kaan wɛrɛ fɔ ka tɛmɛ aw bɛɛ kan.
18 Ana m ekele Chineke na m na -asụ asụsụ karịa unu niile.
1.238867
i ka ɲɛnamaya kɔnɔ:
ná ndụ gị:
1.238863
3O kama balimaw, aw yɛrɛ ka mɔgɔ wolonwula woloma aw cɛma minw sɔɔn ka ɲi, ni hakili b'u fɛ, ni Nii Senuman.
Nꞌihi nke a ụmụnna anyị, sitenụ nꞌetiti unu họpụta ụmụ nwoke asaa unu tụkwasịrị obi nke ọma.
1.23877
37 Ne y'a dòn ko aw ye Ibrahima bònsònw ye, o bèè n'a ta aw bè cogo ɲini ka ne faga, katuguni aw ma sòn ne ka kuma ka sigi yòrò sòrò aw kònò.
37 Amataram na unu bu nkpuru Abraham; ma unu nāchọ uzọ ib͕um, n'ihi na okwum enweghi ọnọdu nime unu.
1.238701
24A ma kɛ ko anw b'a fɛ ka koo dɔ wajibiya aw kunna lanaya faan fɛ dɛ, nga an b'aw dɛmɛna le janko aw ka nisɔndiya, bari aw banbanin lo lanaya la.
Ọ bụghị na anyị bụ ndị nwe okwukwe unu , kama anyị bụ ndị ọrụ ibe unu maka ọṅụ unu , n' ihi na ọ bụ okwukwe unu mere unu ji guzosie ike .
1.238697
28Adamadenw te fɛɛn minw jati, ani u be minw dɔgɔya, o minw te foyi ye u ɲana, Ala ye olu le woloma ka fɛɛn jatitaw kɛ fɛɛn gwansan ye,
Chineke họkwaara ihe ndị dị ala nke ụwa na ihe ndị a na- elelị , bụ́ ihe ndị na- adịghị adị , ka o wee mee ka ihe ndị dị adị ghara ịdị irè ,
1.238525
24Moxo men be Ala la sariyalu labatula, wo tigo be Ala to, Ala du be wo tigo to.
24 Onye ọ bụla nke na -edebe ihe o nyere n'iwu na -anọgide n'ime Chineke, Chineke na -anọgidekwa n'ime ya.
1.238505
43Ne ye jɔn ye fɔɔ ne Matigi bamuso yɛrɛ be na bɔ ne fɛ?
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""
1.238478
O la, Yezu y'a fɔ u ye ko: "Kira be boɲa sɔrɔ yɔrɔ bɛɛ, fɔɔ a ka dugumɔgɔw n'a ka somɔgɔw cɛma."
Ma Jisọs zara ha sị, "A na-asọpụrụ onye amụma nꞌebe nile, ma onye amụma adịghị enwe nsọpụrụ ọ bụla nꞌala a mụrụ ya, na nꞌetiti ndị ikwu ya na nꞌezinụlọ o siri pụta."
1.238421
13Bari n'aw be taama ka kɛɲɛ ni farisogo sago ye, aw bena sa, nga n'aw y'aw jogo yɛlɛma pepewu Nii Senuman barika la, aw bena balo.
Ọ bụrụ na unu na -ebi ndụ dị ka anụ ahụ si dị, unu ga -anwụ; ma ọ bụrụ na unu egbuo mmụọ nke mmụọ, unu ga -adị ndụ.
1.238354
Aw kana siran, aw ka fisa còrònin caman ye!
Ya mere, unu atula egwu; ọnu-ahia unu onwe-unu kariri nke ọtutu egwele.
1.237772
Aw Faa min be sankolo la, ale b'a lɔn ko aw mako b'o fɛɛnw bɛɛ la.
N'ihi na Nna unu nke eluigwe maara na ihe a niile dị unu mkpa.
1.237639
50- Ne yɛrɛ le ma fɛɛn bɛɛ dan wa?›
Ọ bụ aka m mere ihe a niile , ọ́ bụghị ya ?
1.237469
64 Nga dɔw be aw cɛma minw te lara ne la."
64 Ma ufọdu ndi nēkweghi di n'etiti unu.
1.237423
O la, Yezu y'a fɔ u ye ko: "Kira be boɲa sɔrɔ yɔrɔ bɛɛ, fɔɔ a ka dugumɔgɔw n'a ka somɔgɔw cɛma."
Ma Jisọs gwara ha okwu sị ha, "A na-asọpụrụ onye amụma nꞌebe nile, ma a dịghị asọpụrụ ya nꞌala a mụrụ ya, na nꞌetiti ndị ikwu ya."
1.237352
ROMENGOLU 5:11 _ Xa tanbi wo bee xan, n be ɲaxalila Ala la kuwo la n Marigi Isa Kirisita barako to, wo men xa n nin Ala te laben.
Ma ọ bụghị naanị nke a: Anyị na-añụrịkwa ọñụ n'ime Chineke site n'Onyenweanyị Jesu Kristi, Onye mere ka anyị na Chineke dị na mma ugbu a.
1.237307
15Ne bɛna juguya le bla ele ni muso cɛ,
15M ga-emekwa ka iro dịrị n'etiti gị na nwaanyị ahụ nakwa n'etiti mkpụrụ gị na mkpụrụ ya.
1.237299
50 Mɔgɔ minw bɛ siran Ala nya ka a bonya, a bɛna makari olugu ra tuma bɛɛ ka konyuman kɛ o ye.
sitekwa n' ọgbọ ruo n' ọgbọ ebere ya na- adịkwasị ndị na- atụ egwu ya .
1.237199
18Ale sababu la, an kelen kelen bɛɛ be se ka se an Faa Ala fɛ, Nii Senuman kelen barika la.
18 N'ihi na site na ya anyị abụọ nwere ohere na otu mmụọ na Nna.
1.236864
24Aw b'a lɔn ko mɔgɔ minw be ɲɔgɔndanboli kɛ farikolo tolonkɛyɔrɔ la, u bɛɛ be boli, nga mɔgɔ kelen le be sara nin sɔrɔ dɛ.
Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị niile na- agba ọsọ n' ọsọ egwuregwu na- agba ọsọ , ma naanị otu onye na- enweta ihe a na- agbata n' ọsọ ?
1.236816
59N b'a fɔ i ye ko i tena bɔ kaso la n'e m'i ka juru nin bɛɛ sara."
N'eziokwu agwa m gi, i gaghi esi ebe ahu puta ruo mgbe I kwuchara ugwo gi niile.
1.236701
37 N'o y'a sɔrɔ ni ne te n Faa ka kɛwaliw kɛ, aw kana la ne la.
37 Ọ bụrụ na m adịghị arụ ọrụ Nna m, unu ekwela.
1.236682
I bena kɛ siya caaman faa ye.
gi buru kwa nna nke ọtụtụ mba.
1.236174
24A ma kɛ ko anw b'a fɛ ka koo dɔ wajibiya aw kunna lanaya faan fɛ dɛ, nga an b'aw dɛmɛna le janko aw ka nisɔndiya, bari aw banbanin lo lanaya la.
Ọ bughi na ayi bu ndi-nwe okwukwe-unu, kama ayi bu ndi soro unu nālu ọṅù-unu: n'ihi na unu ji okwukwe-unu guzo.
1.235688
21N y'a fɔ zuwifuw, ni siya wɛrɛw ye, k'u ka nimisa ka faran u ka kojuguw la k'u ɲasin Ala ma, ka la an Matigi Yezu la.
nāgwasi unu ike, ma ndi-Ju ma ndi-Grik, okwu nchèghari n'ebe Chineke nọ, na okwukwe n'ebe Onye-nwe-ayi Jisus nọ.
1.235309
17Tiɲɛ na, ne b'a fɔ aw ye ko ni mɔgɔ min ma sɔn Ala ka masaya ma i n'a fɔ denmisɛn o tigi tena se ka don a la fewu."
10:15 Amen m asị unu, onye ọ bụla ga-anabata alaeze Chineke dị ka nwatakịrị, agaghị abanye ya. "
1.23511
Cɛɛ ye Yezu jaabi ko "ale sera k'o bɛɛ bato, ko mun b'ale jɛn tugu"?
Nwoke ahu we si, Ihe ndia nile ka m'debere, gini ka fọduru m?
1.235038
Wala ni dò b'a fò aw ye ko: 'A filè, a bè soɲèkònò la yan,' aw kana da o la.
"Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla agwa unu na Onye nzọpụta abịala, na ọ nọ nꞌime ọzara, ma ọ bụ na ọ dị ebe o zoro onwe ya, unu ekwela.
1.234694
1Tuma min na an tun te se ka muɲuli kɛ tugu, an y'a miiri ko ni an tora an kelen Atɛni, o ka fisa.
N' ihi ya , mgbe anyị na- enwekwaghị ike idi ya , anyị hụrụ na ọ dị mma ka a hapụ naanị anyị n' Atens;
1.234243
36"Karamɔgɔ, sariya kɔnɔ, cii jumɛn le koo ka gwɛlɛ?"
36 "Onye Ozizi, olee nke bụ nnukwu ihe e nyere n'iwu n'ime iwu ahụ?"
1.234098
Aw m'a lɔn ko mɔgɔ be fɛɛn o fɛɛn don a daa la, k'o te se k'a nɔgɔ wa?
Ọ̀ ga-abụ na unu aghọtaghị na ihe ọ bụla mmadụ riri nꞌọnụ ya na-abanye ya nꞌime afọ, emesịa o sitekwa ya nꞌike pụọ?
1.233911
janko i ka taga fɔɔ diɲɛ daan na
" Ka ihe wee gaziere gị , ka i wee dị ogologo ndụ n' elu ụwa .
1.233738
47Fariziɲɛw y'u ɲininga ko: "Aw fana y'a to a sera aw kɔrɔ kɛ?
Ma , ndị Farisii zara , sị: " È duhiewokwa unu onwe unu ?
1.233673
32Ne kɔni, ni ne kɔrɔtara sanfɛ tuma min na, ne bena mɔgɔ bɛɛ sama ka na n fɛ."
Ma mụ onwe m , ọ bụrụ na e si n' ụwa welie m , m ga- adọta ụdị mmadụ niile n' ebe m nọ .
1.233475
15 Ne tun tè yen, o diyara ne ye aw kosòn, walisa aw ka dannaya kè, nka a' ye na, an ka taa a yòrò."
15 Anamaṅuri kwa ọṅu n'ihi unu na adighi m n'ebe ahu, ka unu we kwere; otú ọ di, ka ayi jekuru ya.
1.233449
9Mɔgɔ si te soo nin kɔnɔ min ka fisa ni ne ye, a ma ne bali foyi la fɔɔ ele dama, bari e y'a ka muso ye.
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
1.233347
Fangatigi jumɛn le be yen ka tɛmɛ jara kan?"
Tshi re na nungo u fhira ndau ndi mini?"
End of preview. Expand in Data Studio

Dyula-Igbo_Sentence-Pairs Dataset

This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.

This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1

Metadata

  • File Name: Dyula-Igbo_Sentence-Pairs
  • Number of Rows: 63643
  • Number of Columns: 3
  • Columns: score, Dyula, Igbo

Dataset Description

The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:

  1. score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).
  2. Dyula: The first sentence in the pair (language 1).
  3. Igbo: The second sentence in the pair (language 2).

This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.

References

Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:

[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017

[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.

[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018

[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.

[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.

[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.

[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.

[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB

[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.

[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages

Downloads last month
6

Collection including michsethowusu/dyula-igbo_sentence-pairs