audio
audioduration (s) 0.47
18.5
| text
stringlengths 2
102
| speaker_id
int64 1
1
|
|---|---|---|
Ka ọ batara n'ọkwa
| 1
|
|
ọkachasị n'ilekwasà anya n'etu ọnọdụ ala Nigeria siri debe isi na ọnụ ugbua.
| 1
|
|
Ogologo ndụ ụmụ Igbo!!
| 1
|
|
nakwa ịtụ mmamma.
| 1
|
|
Mana Ogbonna kwuru na ọbụghị ya dere edemede ahụ kọtọrọ aha gọvanọ
| 1
|
|
Ọ na-abụ aka kpàrá ezekudele
| 1
|
|
Uche Nwoko dabara ọfụma na ihe ha n'achọ.
| 1
|
|
na ụfọdụ ndị nkuzi ndị ọzọ sitere ụlọakwụkwọ ahụ
| 1
|
|
N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà.
| 1
|
|
wee nwụchikọọ ya bụ oke mkpi na-agbara ọha ewu.
| 1
|
|
nke mgbe ọ gachaara
| 1
|
|
Ndị mụrụ ya bụ Maazị na Oriakụ Donald Nwocha.
| 1
|
|
Ọ bụ nwa mbụ n’ime mmadụ atọ, amụrụ n’ezinụlọ nke ndị na-eme egwuregwu ntụrụndụ.
| 1
|
|
rụọrọ ha ezigbo ebe obibi
| 1
|
|
Chineke nara ekele!
| 1
|
|
Ruo oge ahụ, ọ bụ ama egwuregwu kacha enwu enwu na Enugu.
| 1
|
|
ma ndị ụlọ ma ndị ama.
| 1
|
|
ọ ga-adịkwa mkpà ka anyị hụkwa ọmụmaatụ Arụ
| 1
|
|
Bill Clinton na-akwàdo ya
| 1
|
|
Maazị Chuks Ezeoba
| 1
|
|
mgbọ
| 1
|
|
O mere ka a mara na ndị niile ahụ mere ihe ahụ bụ ndị Fulani
| 1
|
|
izèrè mmetụkọrịta ahụ
| 1
|
|
bụọ abụ otutu dị iche iche
| 1
|
|
Maazị Kingsley Awuka Esq.
| 1
|
|
By Abraham Madu
| 1
|
|
Ndị Uwe Ojii Anambra Ejidela Mmadụ Anọ Maka Ohi, Ntọntọ Na Ịkwasò Iko n'Iké
| 1
|
|
maka ịkpụ arụ.
| 1
|
|
na ọdịbendị dịka ihe dị ezi mkpa na nke bakwara urù nke ukwuu
| 1
|
|
Nke ahụ wee bụrụnnọọ echiche onye nzuzu sị na ya dara n'elu
| 1
|
|
ka ha wee mee ya n'iwu
| 1
|
|
Igwe Nnaemeka Achebe nyere ndị eze ọdịnala ọhụrụ ahụ ndụmọdụ ka ha were eziokwu
| 1
|
|
iji hụ na ọ nọ n'ezi ọnọdụ
| 1
|
|
Na mbụ n'okwu ya na mmemme ahụ
| 1
|
|
Gọvanọ Kayode Fayemi kpọrọ òkù ka a kwalitekwuo ezi mmekọrịta na ịdịnotu n'ala Nigeria
| 1
|
|
Ha chịpụtara akara ngwa katapila ndị e ji agba mmiri
| 1
|
|
O kwuru na ya bụ ògìgè enweelarị ndị bi na ya ugbua
| 1
|
|
nke mere na ha ekeghị nkwụcha
| 1
|
|
Ihe ahụ chọkwàrà iyi nke mere n'Imo steeti otu oge
| 1
|
|
ọ na-ebibi ihe a kọrọ n'ugbo
| 1
|
|
ma bụrụkwa nke metụtara ụgbọala anọ.
| 1
|
|
dọọ ndị omekome aka na ntị
| 1
|
|
Akụkọ kọkwara na ụfọdụ ndị omekome jiri ohere ahụ wee zuo ụfọdụ àkpà nnu
| 1
|
|
A ga-amalitezị ribe oriri ma ñụba mmanya
| 1
|
|
na onyeisi ogige Oma Event Centre na X-Fit
| 1
|
|
dịka ide mmiri jupụtara na mpaghara ebe ahụ niile
| 1
|
|
Maazị Emeka Ifejiọfọr kọwara na ya bụ ụgbọala adịchaghị ọcha
| 1
|
|
Ọnwụ bụ eézè a ma na onye ọbụla ga-echirịrị n'ụwa
| 1
|
|
Ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ.
| 1
|
|
Maazị Osita Ọsadebe
| 1
|
|
Ka anyị echezọọna na onye kpọọ ọba ya ọkpọkọrọ
| 1
|
|
Ha mụrụ ụmụ atọ.
| 1
|
|
Abụ dị iche iche a bụrụ site n'ọnụ ndị ọbụ abụ
| 1
|
|
Ọzọkwa
| 1
|
|
Agbanyeghị nkaa, etinyere ya n'ime egwuregwu nke abụọ megide Zimbabwe n'isi ọkara nke abụọ.
| 1
|
|
Ọ dị ncheta na ndị omekóòmè nọrọ na nsonso a wee tụọ ka égbé
| 1
|
|
Maazị Chukwunweike Ezenwa kọwara atụmatụ ahụ dịka nke magburu onwe ya.
| 1
|
|
mmadụ ise bụ ndị a nwụchikọrọ maka ntọrị mmadụ
| 1
|
|
otu onye gagoro ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Anambra n'oge gara aga
| 1
|
|
ma ndị nọ n'ụlọ ma ndị nọ n'ụzọ ijè
| 1
|
|
Ọ kọrọ na "ọ na-anọdụ na bọọdụ nke òtù azụmahịa abụọ".
| 1
|
|
Mmemme ịgbape ụzọ ahụ bụ nke dọtara Gọvanọ Willie Obianọ
| 1
|
|
Ọ mụrụ kọmputa sayensị na Legọọsụ City Politekniki.
| 1
|
|
kwụsi ya kpamkpam.
| 1
|
|
Ihe Mberede Okporoụzọ: Mmadụ Iri Na Asaa Aghọrịala Ọnwụ n'Anambra
| 1
|
|
Ihu Ọchị Awaala Ndị Ọkụ Ochanja Metụtara
| 1
|
|
na-eche ndụ ya nche oge niile
| 1
|
|
a na-ahụ ya n’ọkụ ma jirikwa ya na-esikọta erimeri ndị ọzọ
| 1
|
|
Florence Orabueze
| 1
|
|
ka ọ nwụchara n'abalị iri nke ọnwa Juunu ahọ ahụ.
| 1
|
|
Ọ bụ onye Anịọma dị na Delta Steeti
| 1
|
|
osisi
| 1
|
|
kpọkuru ndị Igbo ka ha jigidesie omenala ha ike
| 1
|
|
Usoro nnyefe ọrịa ofufe nwere ọtụtụ mpaghara maọbụ nkebi.
| 1
|
|
ma ala ma ihe ndị ọzọ
| 1
|
|
Gọvanọ ahụ
| 1
|
|
ndị o kwùrù na e jidèrè n'ọtụtụ ebe dị iche iche na steeti ahụ.
| 1
|
|
Ọ bụghị esemokwu.
| 1
|
|
ma yọrịakwa ọmarịcha egwu ndị nne si n'aka Gozie Okeke.
| 1
|
|
Maazị Marcel Ifejiofor nà ògbò ya nke na-ahụ maka ewumewu ụlọ
| 1
|
|
o wee kwọrikọọ ya na ndụ.
| 1
|
|
ihe a na-achọ adị nso.
| 1
|
|
na ọ ga-agariri mgba tumadu onye jere ikwu nne ya
| 1
|
|
Ọ bụghị esemokwu.
| 1
|
|
nwee igwè na-enye ọkụ
| 1
|
|
tụmadị nke gbasara nkanaụzụ
| 1
|
|
maka na ọ bụ mmekọrịta ahụ bụ ụtọ nwanne.
| 1
|
|
Anya anyi nwere ike ihu mgbe he na-achaa, ma mgbe ona gbo oso.
| 1
|
|
Kumapayi dọrọ ndị na-anyà ụgbọala aka na ntị ka ha na-akpachapụ anya oge niile
| 1
|
|
Agụkwu
| 1
|
|
nke mere anyị ji agbasi mbọ ike ịkwàlitè ya
| 1
|
|
onye nyekwazịrị ndị kacha bụrụ okenye na mpaghara ógbè atọ ahụ ji ahụ
| 1
|
|
maka na ọ na-abụ onye gba nkịtị
| 1
|
|
kwa ụbọchị
| 1
|
|
ebe ndị uwe ojii n’igwe mmadụ ndị na-eme ngagharị iwe na-achịpụ ya.
| 1
|
|
tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka
| 1
|
|
iji wee nwete mkpokọta ọnụọgụgụ vootu niile a tụrụ
| 1
|
|
Oguru economics na University nor na Manchester.
| 1
|
|
nke mmadụ iri mejupụtara
| 1
|
|
wee ruo ụbọchị ahụ e dùzịrị ya n'iyi ọrụ kpọnkwem.
| 1
|
End of preview. Expand
in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 4